monoling_ibo / ibo.csv
lookitsluc1's picture
Upload 5 files
ee669a6 verified
Igbo
Ana m ele anya ya.
Mbe enweghị ezé.
Tom Kedu.
I wepuru ahihia ahu?
Gwagodi Tomu ka-obata n'ime?
I nwere Ike Igwa Tomu ka-obata n'ime?
I na-akwado Iga ebe ahu?
Tomu na Mari akpara Ihe ahu?
Enwere m ike ibiri gi diksonari a?
Ihuru mgbe Tomu bara n'me ugbo ala ahu?
Enwerem ike iju gi ajuju ozo?
Mu na ndi be Tomu ahubeghi.
Akam ahubeghi ndi be Tomu.
Amam na Tomu na-aruru Meri Oru.
Ikwukwara Ihe meru?
Amam na Tomu choro igwa m okwu.
Amam na Tomu choro ka mu na ya kpa.
Amam na Tomu choro ka mu na ya kwo.
I tinyere ihe na-asa efere ka obido.
Mu na Tomu enwere Ike ikwu maka ihea?
Obu n'imaburo maka ihea?
Gịnị?
Ndo...
Biko.
Ndewo!
Kwụsị!
Daalụ!
Mba.
Ee.
Ka emesịa!
Kedụ?
Bịa!
A chọbụrụ m ịchete.
Amara ihe nke ukwu na agaghịm eme ihe dị otua
Ị̀ na-asụ Bekee?
Kedu onye nọ ebe ahụ?
Ihe kasị enye nsogbu bụ nrụrụ aka nke ndị kasị mma.
O nwere mmetụta dịpụrụ adịpụ site na nke e bu n'obi.
Welie olu gị.
"N'ihi ya, ọ ga-amụta ihe niile na anyị nwere ike izute obere oge."
Anyị ghọrọ enyi mgbe m nọ na Taiwan.
Sami ahụbeghị Layla ruo mgbe ebighị ebi.
Biko nyefee m mkpịsị akwụkwọ ahụ.
Ee! Kedu aha gị?
Gịnị ka njakịrị a pụtara?
Idem ama enyek enye tutu enye efehe ọkpọn̄ ukot.