text
stringlengths
5
1.37M
<translate> Charly Boy ekwuola na ọ chọrọ ndị ntoroọbịa pụrụiche maka ịchị Naịjiria <eng>Charly Boy has said that he wants special youths for ruling Nigeria.
<translate> Charly Boy has said that he wants special youths for ruling Nigeria. <ibo> Charly Boy ekwuola na ọ chọrọ ndị ntoroọbịa pụrụiche maka ịchị Naịjiria
<translate> Charles Oputa bụ onye ejiri Charly Boy mara kwuputara iwe ya gbasara usoro ọchịchị Gọọmenti Naịjirịa. <eng>Charles Oputa popularly known as Charly Boy aired his grievances over the system of goverce in Nigeria.
<translate> Charles Oputa popularly known as Charly Boy aired his grievances over the system of goverce in Nigeria. <ibo> Charles Oputa bụ onye ejiri Charly Boy mara kwuputara iwe ya gbasara usoro ọchịchị Gọọmenti Naịjirịa.
<translate> Onye ama ama dịka Eze ndị ntoroọbịa na Naịjirịa bụ Charly Boy kwuru na obi adịghị ya mma maka ọnọdụ Naịjirịa. <eng>Charly Boy who is well known as youth mobilizer in Nigeria said that he is not happy about the situation of things in Nigeria.
<translate> Charly Boy who is well known as youth mobilizer in Nigeria said that he is not happy about the situation of things in Nigeria. <ibo> Onye ama ama dịka Eze ndị ntoroọbịa na Naịjirịa bụ Charly Boy kwuru na obi adịghị ya mma maka ọnọdụ Naịjirịa.
<translate> Mgbe ndị BBC Igbo gbara ya ajụjụọnụ, ọ jụrụ Gịnị mere o jiri bụrụ ndị ọjọọ na-achị Naịjirịa?. <eng>When BBC Igbo interviewed him, he asked why is it that it is bad people that lead Nigeria?
<translate> When BBC Igbo interviewed him, he asked why is it that it is bad people that lead Nigeria? <ibo> Mgbe ndị BBC Igbo gbara ya ajụjụọnụ, ọ jụrụ Gịnị mere o jiri bụrụ ndị ọjọọ na-achị Naịjirịa?.
<translate> Charly Boy kwuru na ọ na-achọ ndị ntoroọbịa pụrụiche ọ ga-akwado maka ị were oche ọchịchị Naịjirịa. <eng>Charly Boy said that he is looking for special youths to support for taking over the leadership of Nigeria.
<translate> Charly Boy said that he is looking for special youths to support for taking over the leadership of Nigeria. <ibo> Charly Boy kwuru na ọ na-achọ ndị ntoroọbịa pụrụiche ọ ga-akwado maka ị were oche ọchịchị Naịjirịa.
<translate> Obi na-agbawa m kamgbe afọ iri atọ na ise gara aga na nzọpụta Naịjirịa ga-abụ maka ndị ntoroọbịa pụrụiche, dịka Charly Boy kwuru. <eng>My heart has been telling me since thirty five years ago that Nigerias liberation will be for special youths, like Charly Boy said.
<translate> My heart has been telling me since thirty five years ago that Nigerias liberation will be for special youths, like Charly Boy said. <ibo> Obi na-agbawa m kamgbe afọ iri atọ na ise gara aga na nzọpụta Naịjirịa ga-abụ maka ndị ntoroọbịa pụrụiche, dịka Charly Boy kwuru.
<translate> Oscars 2018: Kobe Bryant so na ndị nwere ihe nrite <eng>Oscars 2018: Kobe Byant is among the winners.
<translate> Oscars 2018: Kobe Byant is among the winners. <ibo> Oscars 2018: Kobe Bryant so na ndị nwere ihe nrite
<translate> Onye ọgba basket bọọlụ Amerịka bụ Kobe Bryant e sorola na ndị ritelu ugo na ntuliugo nke ihe onyonyo a. <eng>The American basketballer Kobe Bryant has become one those honoured in this television award program.
<translate> The American basketballer Kobe Bryant has become one those honoured in this television award program. <ibo> Onye ọgba basket bọọlụ Amerịka bụ Kobe Bryant e sorola na ndị ritelu ugo na ntuliugo nke ihe onyonyo a.
<translate> Kobe Bryant, onye egwuregwu bọọlụ Amerika a ma ama <eng>Kobe Bryant, an American prominent basketballer.
<translate> Kobe Bryant, an American prominent basketballer. <ibo> Kobe Bryant, onye egwuregwu bọọlụ Amerika a ma ama
<translate> Mmeri pụrụiche- Kobe Bryant emeriela. <eng>Uncommon victory- Kobe Bryant has won.
<translate> Uncommon victory- Kobe Bryant has won. <ibo> Mmeri pụrụiche- Kobe Bryant emeriela.
<translate> N ihe ịtụya mere ka Kobe Bryant bụ onye a ma ama ka ọgbaa basketbọọlụ n Amerịka atụrụla ugo na ntuliugo nke ihe onyonyo a na-akpọ Oscars. <eng>In a surprising event Kobe Bryant, the prominent American basketballer has been honoured in a television progamme called Oscars.
<translate> In a surprising event Kobe Bryant, the prominent American basketballer has been honoured in a television progamme called Oscars. <ibo> N ihe ịtụya mere ka Kobe Bryant bụ onye a ma ama ka ọgbaa basketbọọlụ n Amerịka atụrụla ugo na ntuliugo nke ihe onyonyo a na-akpọ Oscars.
<translate> O ritere ihe a maka ihe onyonyo nke eserese nwa-oge. <eng>He won the short time television drawing category award.
<translate> He won the short time television drawing category award. <ibo> O ritere ihe a maka ihe onyonyo nke eserese nwa-oge.
<translate> Lee ndị ọzọ nwere nrite na Oscars e mere n ọnụ ụtụtụ a. <eng>See others that won award in the Oscars of this morning.
<translate> See others that won award in the Oscars of this morning. <ibo> Lee ndị ọzọ nwere nrite na Oscars e mere n ọnụ ụtụtụ a.
<translate> Ndị mmeri: <eng>Victors:
<translate> Victors: <ibo> Ndị mmeri:
<translate> The Shape of Water nwere nrite nke Best picture. <eng>The Shape of Water won the Best picture award.
<translate> The Shape of Water won the Best picture award. <ibo> The Shape of Water nwere nrite nke Best picture.
<translate> Frances McDormand ritere nke a na-akpọ Best actress maka Three Billboards Outside Ebbing, Missouri <eng>Frances McDormand won the one called Best actress for Three Billboards Outside Ebbing, Missouri.
<translate> Frances McDormand won the one called Best actress for Three Billboards Outside Ebbing, Missouri. <ibo> Frances McDormand ritere nke a na-akpọ Best actress maka Three Billboards Outside Ebbing, Missouri
<translate> Onye ritere nke a na-akpọ Best actor bụ Gary Oldman maka Darkest Hour <eng>Gary Oldman won Best actor for Darkest Hour
<translate> Gary Oldman won Best actor for Darkest Hour <ibo> Onye ritere nke a na-akpọ Best actor bụ Gary Oldman maka Darkest Hour
<translate> Guillermo Del Toro ritere nke a na-akpọ Best director maka The Shape of Water <eng>Guillermo Del Toro won Best director for the The Shape of Water.
<translate> Guillermo Del Toro won Best director for the The Shape of Water. <ibo> Guillermo Del Toro ritere nke a na-akpọ Best director maka The Shape of Water
<translate> Get Out nke Jordan Peele mere ritere Best original screenplay <eng>Get Out acted by Jordan Peele won the Best Original screenplay
<translate> Get Out acted by Jordan Peele won the Best Original screenplay <ibo> Get Out nke Jordan Peele mere ritere Best original screenplay
<translate> Oscars 2018: ihe ndị nkiri yi pụta n ọgbọ <eng>Oscars 2018: What the spectators wore to the event.
<translate> Oscars 2018: What the spectators wore to the event. <ibo> Oscars 2018: ihe ndị nkiri yi pụta n ọgbọ
<translate> Abalị ihe nrite akacha ekwu maka ya na Hollywood emela <eng>The night of the most talk about award in Hollywood has occurred.
<translate> The night of the most talk about award in Hollywood has occurred. <ibo> Abalị ihe nrite akacha ekwu maka ya na Hollywood emela
<translate> Lekwa foto ihe ndị mmadụ yi pụta na red carpet <eng>See the pictures of what people wore to the red carpet.
<translate> See the pictures of what people wore to the red carpet. <ibo> Lekwa foto ihe ndị mmadụ yi pụta na red carpet
<translate> Danai Gurira mere ihe nkiri Black Panther na Walking Dead gosiri ihe eserese n akụkụ isi ya <eng>Danai Gurira the actor of Black Panther and Walking Dead showed a tattoo on the side of his head
<translate> Danai Gurira the actor of Black Panther and Walking Dead showed a tattoo on the side of his head <ibo> Danai Gurira mere ihe nkiri Black Panther na Walking Dead gosiri ihe eserese n akụkụ isi ya
<translate> Ihe nrite Academy Awards nke ama ama dịka Oscars nke ugboro 90 mere n abalị ebe ndị mmadụ gosiri ekike ha. <eng>The 90th events of the popular academy of Oscars took place at night where people made a fashion show.
<translate> The 90th events of the popular academy of Oscars took place at night where people made a fashion show. <ibo> Ihe nrite Academy Awards nke ama ama dịka Oscars nke ugboro 90 mere n abalị ebe ndị mmadụ gosiri ekike ha.
<translate> Lekwa ihe ndị na-eme ihe nkiri yi bịa emume a. <eng>Look at what actors and actresses wore to this event.
<translate> Look at what actors and actresses wore to this event. <ibo> Lekwa ihe ndị na-eme ihe nkiri yi bịa emume a.
<translate> Daniel Kaluuya <eng>Daniel Kuluuya
<translate> Daniel Kuluuya <ibo> Daniel Kaluuya
<translate> Daniel Kaluuya bụ onye Britain so mee ihe nkiri Get Out so ná ndị a kpọrọ aha inweta ihe nrite Oscars <eng>Daniel Kaluuya, a British, who was among the actors of Get Out was nominated for the Oscars award.
<translate> Daniel Kaluuya, a British, who was among the actors of Get Out was nominated for the Oscars award. <ibo> Daniel Kaluuya bụ onye Britain so mee ihe nkiri Get Out so ná ndị a kpọrọ aha inweta ihe nrite Oscars
<translate> Lupita Nyongo <eng>Lupita Nyongo
<translate> Lupita Nyongo <ibo> Lupita Nyongo
<translate> Lupita Nyongo nwetara Oscars n afọ 2012 maka ihe nkiri o mere nke a kpọrọ 12 Years a Slave <eng>Lupita Nyongo won Oscars award in 2012 for his role in a movie titled Twelve Years a Slave.
<translate> Lupita Nyongo won Oscars award in 2012 for his role in a movie titled Twelve Years a Slave. <ibo> Lupita Nyongo nwetara Oscars n afọ 2012 maka ihe nkiri o mere nke a kpọrọ 12 Years a Slave
<translate> Jennifer Lawrence <eng>Jennifer Lawrence
<translate> Jennifer Lawrence <ibo> Jennifer Lawrence
<translate> Uwe Jennifer Lawrence bụ onye mere ihe nkiri Hunger Games yiri akpụrụakpụ Oscar na-acha ọlaọcha <eng>The attire of Jennifer Lawrence who acted Hunger Game was silver in colour as the statue of Oscar.
<translate> The attire of Jennifer Lawrence who acted Hunger Game was silver in colour as the statue of Oscar. <ibo> Uwe Jennifer Lawrence bụ onye mere ihe nkiri Hunger Games yiri akpụrụakpụ Oscar na-acha ọlaọcha
<translate> Andara Day <eng>Andra Day
<translate> Andra Day <ibo> Andara Day
<translate> Andara Day bụ onye Amerịka na-agụ ma dee egwu, dina ala na red carpet, sị ndị mmadụ bịa lere uwe ya <eng>Andra Day, an American singer and composer, lied down on the red carpet, telling people to look at his attire.
<translate> Andra Day, an American singer and composer, lied down on the red carpet, telling people to look at his attire. <ibo> Andara Day bụ onye Amerịka na-agụ ma dee egwu, dina ala na red carpet, sị ndị mmadụ bịa lere uwe ya
<translate> Oscars 2018: Ka o si gaa <eng>Oscars 2018: How it went.
<translate> Oscars 2018: How it went. <ibo> Oscars 2018: Ka o si gaa
<translate> Black Panther na-ewu ọfụma <eng>Black Panther is going viral.
<translate> Black Panther is going viral. <ibo> Black Panther na-ewu ọfụma
<translate> E gosiri Afrịka n emume mbido Black Panther <eng>Africa was shown at the opening ceremony of Black Panther.
<translate> Africa was shown at the opening ceremony of Black Panther. <ibo> E gosiri Afrịka n emume mbido Black Panther
<translate> Black Panther: Kedụ ụma ị bụ na ihe nkiri a? <eng>Black Panther: Are you aware of this movie?
<translate> Black Panther: Are you aware of this movie? <ibo> Black Panther: Kedụ ụma ị bụ na ihe nkiri a?
<translate> Tom Holland <eng>Tom Holland
<translate> Tom Holland <ibo> Tom Holland
<translate> Tom Holland mere ihe nkiri Spider Man yi ezigbo uwe bịa kpọpụta aha onye nwetara ihe nrite n emume a <eng>Tom Holland, the actor of Spider Man wore a decent dress to announce the winner.
<translate> Tom Holland, the actor of Spider Man wore a decent dress to announce the winner. <ibo> Tom Holland mere ihe nkiri Spider Man yi ezigbo uwe bịa kpọpụta aha onye nwetara ihe nrite n emume a
<translate> Chadwick Boseman <eng>Chadwick Boseman
<translate> Chadwick Boseman <ibo> Chadwick Boseman
<translate> Chadwick Boseman bụ eze Tchalla nke obodo Wakanda n ihe nkiri Black Panther yi uwe Givenchy kwara bịa Oscars <eng>Chadwick Boseman who was King Tchalla of Wakanda in Black Panther wore Givenchy designer to the Oscars.
<translate> Chadwick Boseman who was King Tchalla of Wakanda in Black Panther wore Givenchy designer to the Oscars. <ibo> Chadwick Boseman bụ eze Tchalla nke obodo Wakanda n ihe nkiri Black Panther yi uwe Givenchy kwara bịa Oscars
<translate> Ashley Judd <eng>Ashley Judd
<translate> Ashley Judd <ibo> Ashley Judd
<translate> Ashley Judd nke tinyere ọnụ n ime okwu Times Up yi uwe na-acha odoodo pụta na red carpet <eng>Ashley Judd who commented in Times Up wore yellow dress to the red carpet.
<translate> Ashley Judd who commented in Times Up wore yellow dress to the red carpet. <ibo> Ashley Judd nke tinyere ọnụ n ime okwu Times Up yi uwe na-acha odoodo pụta na red carpet
<translate> Adam Rippon <eng>Adam Rippon
<translate> Adam Rippon <ibo> Adam Rippon
<translate> Adam Rippon n eme egwuregwu olimpiks bekee kpọrọ figure skating mere ka ndị mmadụ kpụrụ ya n ọnụ ka o yi uwe nwere ihe e ji eke ajị mere ka ọ dị ka o si n ime ihe nkiri Fifty Shades Of Grey rịpụta <eng>Adam Rippon, an English Olympic athlete of Skating made himself the talk of everyone for wearing what made...
<translate> Adam Rippon, an English Olympic athlete of Skating made himself the talk of everyone for wearing what made him look like he crept out of the movie Fifty Shades Of Grey. <ibo> Adam Rippon n eme egwuregwu olimpiks bekee kpọrọ figure skating mere ka ndị mmadụ kpụrụ ya n ọnụ ka o yi uwe nwere ihe e ji eke ajị m...
<translate> Salman Hayek <eng>Salman Hayek
<translate> Salman Hayek <ibo> Salman Hayek
<translate> Halman Sayek yi uwe na-acha odoodo pụta <eng>Salman Hayek came out in a yellow dress.
<translate> Salman Hayek came out in a yellow dress. <ibo> Halman Sayek yi uwe na-acha odoodo pụta
<translate> Darrell Britt-Gibson <eng>Darrell Britt-Gibson
<translate> Darrell Britt-Gibson <ibo> Darrell Britt-Gibson
<translate> Ndị ose foto serela na-aga ka Darrell Britt-Gibson mere ihe nkiri Three Billboards maliri elu na red carpet <eng>Camera men were capturing the event when Darrell Britt-Gibson who acted Three Billboards jumped up on the red carpet.
<translate> Camera men were capturing the event when Darrell Britt-Gibson who acted Three Billboards jumped up on the red carpet. <ibo> Ndị ose foto serela na-aga ka Darrell Britt-Gibson mere ihe nkiri Three Billboards maliri elu na red carpet
<translate> Whoopi Goldberg <eng>Whoopi Goldberg
<translate> Whoopi Goldberg <ibo> Whoopi Goldberg