audio audioduration (s) 0.18 27 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 4 213 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
O89N5 | Chamaka na ndị enyi ya gbasasịa ime ụlọ ụnyahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
RNFYN | Ee, m riri ọkpa ka afọ ju m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A4X9B | Ngọzị ga-eje ime ísí ya na mgbede n'ihi na ọ ga-ágbà akwụkwọ echi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
D9EGD | Mba, ahụekere ndị a anaghị epu ome. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7TTXM | Olee otú o si kpọsa ngwá ahịa ya? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RSX9R | Nwanne m nwaanyị kpọtara enyi ya n'ụlọ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ZCXJD | Azụ ga-adị oke ọnụ n'Enugwu karịa na steeti mmiri di | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Ee, adi m ime. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
A7OTR | Ndị na-akpa ezi kwesiri irụpụ ụlọ ya ebe di anya, maka ushi ya. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Z373W | Ha ga-azụta votu ndị mmadụ na ntuli aka na-abịa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Z534X | Nwanne m nwoke nke okenye bụ onye ụgbọ mmiri | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
83X9F | Ji bụ ihe ubi ome and mkpọrọgwụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
IIOQY | Chọọ faịlụ ndị ahụ na kabinetị . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
QKC6K | A na-eji nkụ esi nri n'usekwu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
G5VY1 | Ndị mmadụ ka ga na-ata azụ n'ọnụ n'ọdịnihu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GPY9O | Ndị mmadụ dọwara akwụkwọ ozi ya n'iwe | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
91N4Z | Anya Nneka ga-adị otu mgbe a wachara ya ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7G5ZE | Nne ehi na eri nri, ụmụ ya n'ele ya anya n'ọnụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1QI03 | Gịnị mere na stool adịghị njikere ụnyaahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SWXF8 | Onye isi ngalaba nyere m akwụkwọ ikike ngalaba. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Z8HFU | Anyị ga-enwe nzukọ klassi n'ime dịpatmentị ma e mesịa lekchọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A68LD | Kọri nyere anụ ahụ isi ọma | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
P7MVH | Anyi meriri arụmụka ịnta skuul ahụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
3S7DN | Ịsị Ọkụ ya agbajiela. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
QYPE3 | Amara ụlọ akwụkwọ ọgbara ọhụrụ ka ha na-eji bọọdụ ọcha na akara akụzi ihe. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
26M17 | Pịnapụ adirila asidịk. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Ọ na-akwanyelụ onye ọbụla ugwu dịịrị ya. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
VZ1DH | Ndị agha Naijiria na eyi uwe mgbe ha nọ na iro. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
XW4WJ | Ọ ga azụta osisi abụọ-na-abụọ karịa echi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PPG3C | Ọkammụta Ọnụọha bụ onye Isiala Ńgwà. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TTFVW | Nne m ga akọ ugu na-arọ na-abịa. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
YDV3R | Oge mbụ ị na-aga ụlọ oriri na ọṅụṅụ ndị China, enweghị ike ichere iri azụ̀ ndị agbachachara | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TFM8P | I ekiri egwu ekpo ụnyaahụ? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
61CHK | M rere ala m zụtara emeka ụnyahụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5IP9Z | Nwa Chioma gbọrọ m ụda n'ahụ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
E0H2N | Mba, azụrụghị m akwụkwọ oha ụnyahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1COAZ | A ga-edozi esemokwu ala dapụtara n'etiti obodo na ndị Obeledu echi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8F51R | Mụ na onye isi ụlọ akwụkwọ nọ ugbu a | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TQ837 | Ego igwe adịghịzi n'ahịa Naịjirịa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Bute ọgba tum tum ahụ ebe a! | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
NQ739 | Anyị ghere azụ ahụ eghe | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Q0FKR | Ụmụntakịrị ahụ gbakọrọ gburugburu agadi nwanyị ahụ ka ha gee akụkọ ya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2GNP3 | Editin na enye aka idozi ebe na adighi mma. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
CWS14 | Nwunye m yi uwe nwụda | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
0GKXS | Akwụkwọ akụkọ na-abụkarị eziokwu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
JP9KU | Emeka bunyere Ngozi akpa nke ihe dị na ya gunyere uwe ọhụrụ, akpụkpọ ụkwụ, na mgbaolu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1HPTI | Ogbaka ohia putara onye dinta amara ma na igbo | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
7Q8IA | Ndị ọkwọ ụgbọala na-amụta ịkwọ ụgbọala tupu ha enwee ike ịnya ụgbọ ala. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OYVSJ | Anyị ọ kwesịrị ịhaziri gị onye ọkwọ ụgbọ ala ? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ZZFYX | Ị ga-etinye akwụkwọ maka ọkwa Diini na ngalaba iwu! | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
NQ739 | Nkịta gị a ga-amụ ụmụ? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
W84IB | A ná-ahazi akwụkwọ nke ọma tupu ebipụta ya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
K5504 | Oge ụfọdụ a na-atụ ndị otu mmanwu na mmanwu ha egwu. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
505FY | Egwu ndị obodo m na-eti bụ nke a kpọrọ atịlọgwụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
F0YSL | Arụghị fọnichọ ahụ ọfụma | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
64B0I | Ị ga-aga ụlọ ahịa akwa akwa na Fraịde? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
R6KN4 | A na-abụ ábụ̀ ákwá ebe mmadụ nwụrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
5HMDV | Gọmenti ga na-enye ndị agha na ndị nche obodo egbe na mgbo agha iji rụọ ọrụ ha nke oma. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZNZ91 | Ị na-aga emume olili Okorie? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
547Z9 | Ịkụ naanị otu udiri mkpụrụ osisi butere mbelata nke ala na ụmụ ahụhụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
MU3BG | Ndị ọkà mmụta ndị agha na-enye ọzụzụ na agụmakwụkwọ pụrụ iche maka ndị isi. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
TQUFO | Ha maliteghachiri ịbụ enyi ha site n'iji ezi obi rịọ ibe ha mgbaghara | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
YGJH6 | E nwere mgbanaka eji eme engejmenti | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
24PDV | Ọchịchị aka ike bú usoro ochichi gọọmenti n'aka ọtu ónyé enyere ikike zụrụ oké. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
1ZG52 | Ụmụaka a na-amụ ugbu a na-eri nri nke ukwuu | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
A68LD | Ezinụlọ malitere njem nlegharị anya na-atọ ụtọ, na-enyocha ebe obibi dị iche iche nke egwuregwu ahụ. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
NTLAR | Nnụnụ na-abụ abụ ụtọ ụnyaahụ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
1KRWJ | Ekiriri m muuvi ahụ na YuTuub | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OA8ES | Esemokwu akpatala ọtụtụ ihe ọjọọ karịa nke ọma | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XNMOA | Nne m ga-akpọrọ nwanne m nwaanyị obere kpọga n'ụlọ akwụkwọ praịmarị dị n'obodo nke ọzọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EEB1B | Amaka si na ezinaụlọ ndị n'eti egwu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
4M9F7 | Onye osi nri siri nri dị ụtọ ụnyaahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3D3BZ | Ibu m o rutela na wọọfụ pọtacọt? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8GNG8 | Ezinne kwuru na ya ga-eme osikapa na ocha sauce n'izu na-abịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2I7JR | Na mbụ, anaghị arụ ụlọ ịsa ahụ n'ime ụlọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
C6B5P | Ee, ndi Ami Isreal gara ogu na Gaza | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
GVOLW | Ndị ọrụ ụlọ akwụkwọ ga-ama onye Chinedu bụ maka na ọ bụ onye ama ama. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TD8C8 | Anụrụ m na ọ nwere nwaanyị mụrụ nwa n'ime puulu ana egwu mmiri | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
3WCXG | Codeine na-agba ahụ ịnweta. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
W4QHU | Kedụ mgbe nne nne gị ga-abịa Ekeresimesi? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
RPMW4 | Udi Ezinụlọ bu tigbo na zogbo, ihunanya adiro ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
N51GL | Ndị uwe ojii kpọgara ndị ori na ụlọ nga Kirikiri | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
CVPOW | Ndị na-akwọ ụgbọ mmiri na-eduzi ụgbọ mmiri ebe ha na-aga. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
9ABCD | Ị gbayetukwara ụgbọ ala ahụ mmanụ ụgbọala? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
7A57E | Ee, e nwèrè m akaụntụ na Bitkọịn | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ABCD | Ina edocchi kwa ihe inatinye ncha ma ogbawa? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
MZ12E | Ị ga-eje zụtara m ose? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
BSM8R | Nwanne m gosiri m aka ebe o merụrụ ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WIR27 | Nne ya ga-abụ ya ọnụ ma ọ bụru na o wepụghị aka n'ajọ omume | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
MMCJG | Obi bu nwoke | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SZVC4 | A na-eji eze na-ata ata | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
TD8C8 | Anyị ga a prịntị flaya echi | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
XQ6YW | Ị na-amụ maka ego kripto? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
VUE3C | Mazị Tony gwara anyị na agba uhie na-egosi ihe egwu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YGJH6 | E nwere ụmụnne n'ezinaụlọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2TL9F | Ụlọ ọrụ ọ bụla nwere ihe dị iche iche ndị ọrụ ji arụ ọrụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Ada dọbara ite ahụ n'ime useekwu mgbe o sichara nri. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
4IE4O | chike zụtara hama a ụnyaahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Ị sị anyị hụọ ji rie? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
D8GVX | Ji bụ ezigbo nri. Nna m ga-enwe mmasi iri ya. | igbo | female | 6-17 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 13