audio
audioduration (s) 0.06
21.5
| speaker_id
stringlengths 5
5
| text
stringlengths 3
221
| language
stringclasses 1
value | gender
stringclasses 2
values | age_range
stringclasses 3
values | phase
stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
EBV1D
|
A ga-enyocha ndị njem niile n'ọnụ ụzọ nkwụsị tupu ha agbapụ.
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
UE6DG
|
ee, m ga-abụ onye isi oche na-esote ụlọ ọrụ mbipụta a
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
RQRB7
|
Mgbe m chọpụtara Yutubu, ekirila m ọtụtụ vidiyo na Fesbuk.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
EW1KG
|
A na-aṅụ mkpụrụ ọgwụ aṅụ
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
EBV1D
|
Ekwesịrị m ịkpọrọ ịnyịnya pụọ ka m gbaa?
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
3YC9K
|
Ee, m ga-aga ogbako Bar na Abuja n'afọ a.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
P7MVH
|
Mmuo ndi ocha, osim no nna ekeresimesi
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
O9S6N
|
E ji ugegbe rịa enyo ihe na-eme n'azụ ụgbọala.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
R6KN4
|
Ụfọdụ ndị ọgaranya nwere palọ abụọ maọbụ atọ n'ụlọ ha.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
ICE8S
|
adanna mere ihe ojoo site n'igoro osisi kola nut.
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
H8QCW
|
Ee, akara adịla njikere.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
1G6L9
|
ee, oghere ahu ga-atogbo chakoo n'oge adighi anya
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
Y5NE0
|
M ga-agwa ụmụaka a na njide onwe ga-azọpụta gị n'ọtụtụ ihe
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
ACVGH
|
Kedụ etu nna nna m si nwụọ?
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 1
|
|
6O5LM
|
Ná ụbọchị izu ụka Fraide bụ ụbọchị ofufe ndị Alakụba.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
OPW23
|
Enwere ike iji granaiti mee ihe ịchọ mma.
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 2
|
|
YZUDU
|
Ụfọdụ okpukpe na Nigeria anaghị akwado ịkwa iko
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 1
|
|
XOO1J
|
Enweghị m ike iri chizi, m nọ na nri ahaziri ahazi
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
J5EHI
|
Ukwa anaghi érè ubosi ọ dara
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
J0V01
|
Marvin bụ record label ama ama.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
OYVSJ
|
Ọdum dọbara nwa otu nwaanyị n’ime ụlọ ya
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
GVOLW
|
Onye na-edeba aha nwere ndekọ nke nwa akwụkwọ ọ bụla nọ n'ụlọ akwụkwọ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
OWQZR
|
Chioma na agba n'ilo nke mgbe afo ise kita
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 2
|
|
OWQZR
|
Ị ga-egosimu paspọtụ gị ụgbụa tụpụ ị gafee!
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 2
|
|
SYGDJ
|
E lewe ukwu e gbuo ewu.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
P5UT3
|
Ụfọdụ ndị anaghị aṅụ ọgwụ ka e kwesịrị
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
2JME6
|
Igbe ozu ka a na-ejikarị eli ndị nwụrụ anwụ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
9T0ZM
|
Ọ gwara ya na onye echiri echichi anaghị eme etu ahụ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
LDI0V
|
Olileanya, a ga-arụ ọrụ ọdụ ụgbọ mmiri ndị ọzọ na Nigeria.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
GL22L
|
Ebe a na-akpụ isi na ekwo ekwo mgbe niile.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
64B0I
|
Ana eyikari jeesi eme ihe egwuregwu
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
A7OTR
|
"Aga m aga nzukọ ọmụmụ ihe na ""nchekwa okporo ụzọ"" Federalụ Rodu Sefuti kor haziri"
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
E0LJH
|
Iyuzu ndị mmadụ bụkwa ihe ntughari.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
8UK9U
|
E gbụrụ m ochicha.
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
L4ZKH
|
Ọchị na-agbawa, padulu iberi, na pin ponu bụ voli nke ọṅụ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
FFMXO
|
Onye na-azọ ọkwa ndọrọndọrọ ọchịchị nke ama dịka APC, ga-emeri ntụli aka ọkwa gọvanọ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
1FAUY
|
Ee! ị nwere ike ịnweta agba ndụ ndụ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
8K93V
|
Otu àkpà égo in Igbo egosi 200 naira
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
QZD4O
|
Mama putu na-ere nri ọnụ ala ma atụnyere ya na ụlọ oriri na ọṅụṅụ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
O8OYF
|
Éè, aga m azụta banana na mkpụrụ osisi vaịn echi
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
SVD7I
|
Kịtịkpa na-akọ ya ọkọ nke ukwuu.
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
9ABCD
|
Agbagharala foto n'uju dịka i mere ụnyaahụ!
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
ED9I6
|
M ga-agbalị iji ọka dị ụtọ na-akwadebe ọka pop ka mara ọdịiche ya na ọka nkịtị.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
TFM8P
|
Ụfọdụ onyinye ekerechi anyị nwere na Naijiria bụcha nke dị omimi
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
O5PFH
|
na-eti otu puku na iri asaa na abụọ n'oké olu!
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
F0YSL
|
Ijenugo Họtelụ dị na obodo Asaba?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
UT1BG
|
Emeka ga-aga n'ihu na-eme okpukpe Islam ma ọ ga-aga mba ọzọ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
OPW23
|
Anyị ga-aga Kilịmanjaroo réstọranti iri nri echi.
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 2
|
|
YWZS7
|
Ịṅụbiga mmiri ókè na-egbochi ọdịda akụrụ
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
465EC
|
Botani bụ ngalaba agụmakwụkwọ na akuzi maka ahịhịa.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
5XA6C
|
Usoro esi asụ akpụ dị ọtụtụ
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
8IRD0
|
Mmadụ ole n'azọ ọkwa vayis chansilọ a?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
Y5NE0
|
Ọ bụ ụmụ anụmanụ niile ka a ga-akpọ aha n'akụkọ a?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
C6B5P
|
Ee, a nuru m ya bu ogwu
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
OPW23
|
Ọ jụrụ echichi achalugo e nyere ya
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 2
|
|
6GKIW
|
Onye eletrikrishan nyere ya ndọmọdụ ka o tinye kebụl igwe onyonyo ya na stabụlịaza ka mgbanwe volteji gara imebi ya.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
EMKBK
|
Ee! Aga m aga n'ememme ịgba mmọnwụ Èkpè.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
ZZFYX
|
E jiiri osisi were kebie ngalaba ahịa ahụ.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
EHZKW
|
ị nwere ike iji sawdu nke ọma?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
ED9I6
|
Chidi gara ámá nkpọri ndụ
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
FVO6Q
|
nkuzi ga-amalite n'izu na-abịa!
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
INBRC
|
Ọtụtụ ndị mmadụ na-eji foomụ eme ihe ndina.
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
P0LXL
|
Ntị na-enyere anyị aka ịnụ ụda ma nọgide na-enwe nguzozi.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
DJG3Z
|
Uju na akpu ntutu isi ya echi.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
RC1PZ
|
Nbibi nke iṅu-iyi bu ihe-árú.
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
NZ61G
|
Edugakwala ụmụaka gaa ụlọ ihe nkiri!
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
Y5NE0
|
Aga m amụta usoro nri ọhụrụ echi maka stuu Sunday
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
THJ4Y
|
Ebe ọ bụ na anyị dàrà n'ụlọikpe magistrate , anyị ga-aga ụlọikpe mkpegharị .
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 2
|
|
XDHH3
|
N'afọ gara aga, Obi ghọgburu chick akụkụ ya na ọ ga-alụ ya
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
CXC5J
|
Nwata ga-ebidogodi n'ótù wee gụba ọnụọgụgụ ndị ọ̀zọ́.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
DTSV5
|
Obiọma eriela nri ahụ?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
4ZZ0I
|
Ee, aga m abịa na bịa palọ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
56ZJE
|
Ọ wunyere kwoka ôtù ahụ n'ime ite na-agbọ agbọ kpagharia ya.
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
BHENS
|
Amanda ga-akụzịrị ụmụ ya ile ọbịa dịka ụmụ Igbo.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
77212
|
Onye bu odogwu na ejije ahụ?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
ZZFYX
|
Ee, enwe na-eri aṅara.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
QQD6S
|
Kedu ka ndị ahịa ga-esi akpọsa ngwa ahịa ha ka ha wee nwekwuo nkwado?
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
UXH4G
|
ndị mmadụ na-anwụ gị ụbọchị taa.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
KEQZT
|
Ọ bụ sentralụ bankị na- ebi ego.
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
LDI0V
|
Abanyela m n'ụgbọelu mbu.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
1396H
|
Gala na-adị ogologo n'akwụkwọ ya.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
64B0I
|
Agwara anyị mepe akaụntụ na ụlọ akụ Aksesị maka ikwu ụgwọ site n'aka ndị Naija vọis projekti
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
CVPOW
|
Uche na-arụ ọrụ n'ebe a na-ewu ụlọ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
2PRGF
|
Mba, enweghị m igwe ọkụ nri eletrik.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
NUVZ7
|
Ị nwere ike ịbịa na họtelu m Onyinye?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
6AAVL
|
Ahụrụ m ndị na-esi nri ka ha na-esi ọkụkọ nduku kasiirọl maka oriri ahu
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
NFT8W
|
Ọ zụtara ọmarịcha akpa ya na butiki.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
3M228
|
E ji osisi atụ ihe ọtụtụ.
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
2VD4E
|
Kedu mgbe o butere igwu?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
GZTEX
|
Ee achọro m ibido ahịa mbụghari.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
7USD5
|
Ọtụtụ ndị mmadụ ga-etinye smat telivishọn n'ime palọ ha n'afọ ndị na-abịa.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
F0YSL
|
Á ràhụrụ m ụra nke ọma mgbe m richara agwa na akamu n'ụtụtụ
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
O9S6N
|
Eé, provostu bịara ọgbakọ ahụ.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
PUPQF
|
Ị ga-aga kpọọ kaptịn anyị!
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 1
|
|
5OTJZ
|
A na-eyi bangụ́lụ na nkwojiaka nke ukwuu maka ejiji
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
K22DY
|
Ngwọta ahịhịa nwere ike bụrụ nke a na-ahazi n'ọdịnihu.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
EHZKW
|
Ndị akụkụ ha ka nye goolu bụ ndị nwe mmeri na egwuregwu futbọọlụ.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
ZT4BQ
|
Ọ bụ ndị Sistas na-ahụ maka ọtụtụ ụlọobibi ndị enweghị nne na nna.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
ICYYT
|
Anyị nọ n'akụkụ osisi nkwụ ahụ.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
AKZ5Y
|
Ọ bụụrụ nwata akwụkwọ injiniarịn?
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
End of preview. Expand
in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 4