audio audioduration (s) 0.72 31 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 2 338 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
XDHH3 | Laibri Prifekt bụ nwata akwụkwọ na-elekọta ọba akwụkwọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
RSX9R | Nna m hụrụ chivita exortic n'anya. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
LZJOW | Kedu ndị mmadụ bụ ndị omenala? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
M8ESE | E meela tii ndị ụmụada? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
BZ465 | Ugbọelu na agbahari ọtụtụ oge na 'runaway' tupu ofelie | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
COH8B | Ibu ya ọ ga-abata ọdụ ụgbọ mmiri? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NI2UU | Ezinụlọ m hụburu ịgba ọsọ bọmpa n'anya n'oge gara aga | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | Kwụsị ịga na biya palọ ahụ! | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
09NSU | Kedu mgbe ọ nwụrụ? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
NQ739 | Nwanne m nwoke gbajiri wayịpa m | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
NL0RK | Aga enwe emume ekeresimesi ụmụaka na izu na abịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ICYYT | Anyị siiri ịmela mgbe anyị richara nri. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
BJ2ZU | Market square bụ maka iri nri na ịzụ ahịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Ee, onye isi ụlọ akwụkwọ anyị enweghị ọfiisi nke ya | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
37X67 | Oroma agrịk mụ rachaa ụnyaahụ atọka | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
O0R41 | Aga m arụta reeki ọzọ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
64B0I | Ụmụ ndị agbataobi m na-ahọ nri. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
RQQ5B | Ọ sịrị na mahadum ahụ dị oke ọnụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2PRGF | Ọkwa afọ ọganihu na-egosi ọganihu na-aga n'ihu. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
505FY | Ngozi ga-eri Gesha sadịn ka o wee nwee ahụ ike ma gbasie ike. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
F0YSL | Ndị mmadụ na-eji obele nkịta eme peetị, ma jiri ndị nnukwu echekwa gburugburu ha | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
EW1KG | Gaa zụtara m Panadọlu. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ED9I6 | Mgbe ọbụla Ị sị m bịa na họtelụ ahụ ka m ga-abịa. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
P0LXL | Dọkịnta ahụ nwere ebe a na-ewepu ime. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2OSQA | Ájá ọcha ahụ a ga-eji arụ ụlọ ga-adị taa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Ego ole ka ị na ere anyụ mmiri a? | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
ML4CP | Ịbụ onye isi ụlọ akwụkwọ nwere ike bụrụ ihe ịma aka mana enyekwa ụgwọ ọrụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
1G6L9 | Soo ka eji akwa osisi | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
C3V3I | Agu awara na mgbawa ọsọ ọsọ na mberede, ụkwụ ya dị ike na-ebuli ya gaa n'ihu n'ụdị mmegharị ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WRYO6 | Mmadụ abụọ anaghị aza otu aha otutu n'obodo. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
08NN5 | Ee, urukurubụba na-enye agba mara mma na ubi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1FSJU | Chisom ga-asa ákwà mgbochi n'izu na-abịa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
0ABEY | I ga-ebe n'ebe obibi ụmụ akwụkwọ! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
609RC | Iduba n'otu abụrụla ihe mere eme dị ka emume emume, na-egosi nnabata ndị mmadụ n'otu n'otu na ọrụ ha n'ime obodo ha. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
64B0I | Udu mmiri na-enwe ọnwa isii n'afọ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
YRNDD | Asọmpi ahu gụnyere ụmụaka ga-esonye na ọsọ mita otu narị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Nwa agbọghọ isi haziri ụmụ akwụkwọ na nkwadebe maka egwu ụlọ akwụkwọ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
CVPOW | Nneoma bụ nwa na-erube isi. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
O9S6N | onye njikwa ahụ dụrụ m ọdụ, ka m ghara ịnara ego | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
PJA1N | Onye ga-akpọchi ọbá akwụkwọ ụlọ akwụkwọ ka anyị mechara? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3OXTF | Ịwu kaobu na ụmụ akwụkwọ ga anọ na tiyeta na elekere asatọ nke ụtụtụ echi! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | Ndị otu ọgbọ zuru nna m n'ụlọ akwụkwọ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
9B6H2 | Onye dobere azụ unere a ebea? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
PRDGU | Enwere m ike iji efere ahụ rie nri? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1W4SB | Ihe nkiri akụkọ ifo sayensị ahụ anyị lere chere ọdịnihu n'ezie. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
06XVO | Ịṅụ sịga na-emebi ngụgụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
X0PLA | Pụọ tupu m bụọ gị ọnụ! | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
ICYYT | Anyị chere resọọtu ntụliaka | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
TIZLH | Ebe polin yuniti m dị nso n'ụlọ akwụkwọ sekọdịrị ọhụrụ ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
DGCFS | Onye ha jidere, ha akpojere ya ndị amị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | Iruo na ahịa a, ị gaghị amazi ihe nke ị ga ego, maka na ngwaahịa jụrụ gị anya | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
A6DJG | APC bụ pati na-achi Imo steeti ugbu a. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
9ABCD | Steeti ọbụla dị na Naịjirịa nwere ụlọ akụ n'ime ha | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
0GKXS | Ee, aga m ebuta rake n'ugbo ta. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
U6YR9 | Onye nkụzi họpụtara Ugonna ka ọ soro ná ndị na-amụ ịkpụ ọjà. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5RF3P | Eji egwuregwu bọọlụ mara ụmụnwoke | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
K5504 | Oge ga-eri indọmii dịka nri abalị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
4F06Q | Agaghị m agbanwe shawa áhụ̀ . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Nwanne nna m bụ onye ọkwọ ụgbọ ala na Chisco motors. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
5050U | Onye nkuzi ahụ toro ogo? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
ORU3D | Adaku kwuru na ya ga-aga supamaket n'izu na-abịa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CJ960 | Nwa okorobịa ahụ gwara m mụ biko kunye ya mmiri na ọ chọrọ inyu nsị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
JIKBA | Ị lụgo di? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
W3OMU | A maara ahịa ahụ maka ịzụrụ na ire ere | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3TUUW | Ana m agbagharị n'igwe. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ICYYT | Anwụnta niile hà ga-anwụ ma m na-efesa igbu ụmụ ahụhụ? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
JKPEY | Ka elekere aka gị nọte aka, zụọ nke bụ ịgba. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SFJR9 | Udu bu ngwa egwu n'ala Igbo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2GNP3 | Ebube na ezi na ụlọ ya ga-aga Enugwu ka ha ga zụọ ụfọdụ ngwa ọrụ ugbo. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3OUML | Aga m eme Yu-tọn ma mụ rue n'ogbe ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
6N0US | Ọ bụ naanị mọnịtọ klaasị ga-ede aha ndị mkpọtụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
T2X66 | Ndị Yoruba na-asụ asụsụ Yoruba | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TGHI6 | Echi ka anyị ga-eje zụta akwa na ahịa mọlụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
505FY | Usekwu ya ọ ruru unyi? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
GPY9O | Kedụ mgbe ị ga-agbanwe sọ̀két? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Kedụ mgbe ị ga-akpọ ha? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
2SNM1 | Ṅụọ Panadọlu maka isi ọwụwa gị! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
I11CL | N'ezie, ị nwekwara ike ree òkè gị n'ọdịnihu ma ọ bụrụ na uru ahụ abawanye | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A6DJG | Anteloopu nwere ụkwụ ogologo. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
AEAOI | Anyị lere ihe nkiri na tiyeta dị n’ime mahadum ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | You kirie vidiyo m zitere gị na WhatsApp? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
K5504 | Obinna nọ n'ụlọ mkpọrọ maka iji egbe zu ohi. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
N0N1Z | E zuru ego m n'ụlọ akụ Access | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | tomato ọ zụtara n'eke Owerri mebiri | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
UMD8T | Teknuzu gana n"iru ime nchoputa gbasara ude relaksa, ntutu ngbakwunye na ihe ndi uzo di iche iche umunwanyi ji acho mma . | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JD9UG | Abụ m onyeisi ezinụlọ m ugbu a | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
64B0I | Kedụ onye mekanik? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
1ZG52 | Ndị dọkịta ndị agha na ndị ọrụ agha na-arụko ma na-enye enyemaka mmadụ zuru ụwa ọnụ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
DJG3Z | Ụlọ ndị na-arụ ọrụ nka ga-aga na ihu na-egosipụta ọrụ aka na ọdịnihu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Onye nkụzi Ịkọnọmiks anyị ga-eme mgbasa ozi akwụkwọ n'ìgwè onyonyo taa. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
1SSIF | Ka m nọ na-anya ụgbọ ala ọzọ kụrụ m ihe . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LZJOW | kedu ihe eji mee waya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JIKBA | Ị maara ebe Abuja dị? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
BHENS | A bịa n'ụdi Ụlọ ịzụ ahịa nile, ọ bụ Supa Mọl kacha buo ibu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Shie anụ ahu echi! Onye isi nri nyere iwu. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
K5504 | Oge ụfọdụ ihe mkpofu na-adị ebe niile n'obodo ọban. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
D5CI4 | Na-aṅụ ọgwụ ịba gị ozugbo! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9AOV8 | Nna m na onyeisi rektọ politekniik anyị bụ ezigbo enyi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | Mụ na ndị enyi m na-akpakọrịta na Sinapuchati. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
505FY | ụmụ nwoke na-enwe mmasị ịgba bọọlụ kwa ụbọchị | igbo | female | 18-29 | phase 2 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 13