audio audioduration (s) 0.54 25 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 5 173 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
9ABCD | Ana ere is ewu n'ahia | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
FU352 | Anyị agaghị aga n'ọfiice vayịs chanselọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HXV8K | Ee, egotere m wị baro | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
L600S | Chloroquine ahụ m zụrụ n'ụlọ ahịa ọgwụ gbakasịrị m ahụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
ZNY6F | Nwa ahụ eyighi pampaasị | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
87SK9 | Ofe egusi bụ otu n'ime ofe enwere na Naịjirịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LPZW1 | ehi ahụ tara nri n'udo n'ebe ịta nri dị nso | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
XOO1J | Ịlụ di na nwunye bụ alụmdi na nwunye nke nwoke na otu nwunye | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5XAZH | Mango kwesịrị ịtọ ụtọ karịa goova n'ọnụ m. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
KKD3W | M ga- WhatsApp enyi m nwanyị n'abalị a. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
P7MVH | Kwụsị imegbu nwata nwoke ahụ, gị na ya abụghị ọgbọ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
J8PKR | Ịnya igwe anaghị amasị m mgbe mmiri na-ezo . | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
6F3II | Enwere ji ahụrụ ahụ n'ememme iri ji ọhụrụ? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
VTIS3 | Chisom gbajịrị tebụlụ ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | Oge ole ka ọ na-ewe iji ghee púlanténú | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
BXZLZ | Ị ga-ezitere m ozi na Fezbuuku echi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | E riri m nnukwu nri na agbamakwụkwọ Chukwu emeka. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
JNDMI | Ọ na-anyụ ma na-agbọ kwa agbọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
BZG4I | Ọkaikpe ahụ ga-ebido ịkpe dị n'etiti dị na nwunye ahụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OGEFJ | E nweghị ihe dị ka ọrịa obi na mgbe gboo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
513CB | Akị ilu bụ ejewe ahaghị n'ọgwụ Igbo ọ bụla | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
TEWSV | A ga-ebipụta akwụkwọ tupu a pọblishie ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YSR9H | Ada na Obi na-akpa nkata na facebook n'abalị ụnyahụ | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
CWS14 | Mba, ndị paatị ajentị LP abịarutebeghị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
IYKS5 | Ọchọrọ ige akụkọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5H8DJ | Ha gunyere ndi obodo m na ndi g'eso keta oke na ya bụ nkesa ọkụ latrịk. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A68LD | Igba egwu na-aputakari ihe na-emume alum di na nwunye | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
7LGPH | Uche mere mmemme nkwalite ya n'izuụka gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
GN7LK | Ana m eje na nke onye na-akwa akwa n'ehihie a ka mụ lele akwa ashebi m | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
AKM23 | Ihe nkiri okpukpe ahụ kpaliri m izi ozi olileanya ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | I nwere rula abụọ? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ZZFYX | ị nwere ike ibe akwa ma ọ bụrụ na ị gee akụkọ nwere njedebe dị mwute. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
RO03P | Obi ga-eji hama na ntu kụta oche. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HIL31 | Ndị ahụ a mụrụ n'ụlọọgwụ bụcha nwoke | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
505FY | Onye ọbụla nọ na ezinaụlọ nwere ọrụ ya | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
UQCQ3 | Ị ga-ahụ ihe dị iche iche na palọ ndị mmadụ na Naịjirịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
K01JK | A na-eji chizul akpụ ma ọ bụ kpụzie osisi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OKGOU | Bọga bụ nri ndị oyibo ama ama na Naijiria | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
17SIY | Ị rụchara ọrụ ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JNDMI | E nwere ụdị ọgwụ nwaanyị dị ime na-ekwesịghị aṅụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XGI0N | Hedmasta ọ na-akpọ hedbọị? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Mba afọ asaghị nwa m n'abalị. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
CVPOW | Abụ m onye nri riri ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
XQJ64 | Seven keys bụ ọgwụ ama ama eji agwọ Chicken pox mgbe gboo | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
XDKJK | Sị ya ndo kita kita! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TFM8P | Okooko osisi akpọnwụwo n'oge oyi. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
KTPZO | Onye uwe ojii ahụ yi uwe njirimara ha guzo n'okporo ụzọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
NQUH3 | Jiri sardinu wee taa achịcha ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A68LD | N'oge gara aga, ndị mmadụ na-eme ememe Ọgu, nke a raara nye chi agha, Ọgọ. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
K5504 | Oge ga-aga ebe a na-eri nri n'ulo akwukwo zuta bisikiiti. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
MQ1KH | Ee! Ahụrụ m ndị na-agba egwu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
V9SCF | A sina na ntutu bụ mma nwanyị. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
HAD3H | Ọ haziri àkwà ya tupu ọ pụọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
QZD4O | Ọ ga-anọ JSS nke mbụ teemụ na-abịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
M8GC8 | Mmemme omenala na-eme n'ámá obodo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | Ha ga-eme ka obodo ha ka mma ọzọ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
KI4V8 | Umuntakiri a ha ga ahapu nke echi? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | I techaala agba ọcha ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
0547X | Gbalịa na-iriri nri tupu ị ṅụọ ọgwụ gị n'ụtụtụ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
A9H7I | Ee, Ngozi bipụtara akwụkwọ akụkọ ya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
88483 | Ṅụọ ọgwụ gị! | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
IFR8X | Ị ga-eso m rie ihe na buka a? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
CVPOW | Nụ́dúls na-atọ ụtọ nke ukwuu ejiri karọt na akwụkwọ ndụ síé ya | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ML2YQ | Nọs gwara Adamma adịzịkwana eyi akpụkpọ ụkwụ dị elu maka ime ọ dị. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
2PRGF | Ike ọ na-aga ụlọ oriri na ọṅụṅụ? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
84651 | Ụmụ akwụkwọ Akọmmụbaaku ga-anyụ mmiri dịka ihe omume. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
S8SDH | Ndị nche nọ n'ụlọ akwụkwọ anyị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
U0CI4 | Ụlọ akwụkwọ sekọndrị nwere ụlọ oriri na ọṅụṅụ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
FB8WI | A nụrụ m na o mere n'Aku, n'onwa gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Ị na-ahụ kaptịn anyị ka ọ na-abịa? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
0ZIHY | Kedụ ihe ịsị mere oriọna ịsị ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
15P38 | Esemokwu na-emebi mkpakọrịta mmadụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
YZUDU | Abịaghi m akwụkwọ n'oge ụnyaahụ | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
P7MVH | Dịka akwụchara m ụgwọ ọnwa, onyeisi m gwara m na ọ bụ ụkwụ gbara apịtị na-eri ihe gụrụ ya | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
A7OTR | Ekele bụ ihe ịrịba ama nke nkwanye ùgwù. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
1UHWL | Di m si na ọ ga-agụrụ nnwa anyị akụkọ n'ime abalị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Onye isi mmụta diinu bụ nne m | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
V9SCF | Gbaa mbọ hụ na ị kpara ntutu gị n'izu a. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EO9VO | Mahadum na-enye ogo nzere dị iche iche dị ka bachelọ, masta na dọkịta digirii. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NWC2C | Ndị mekanik na-eyi ovall ojii | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AZPB5 | A bara ọba akwụkwọ dị na Mahadum Ịbadanụ aha Kenetị Dike. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Q2NRG | Ee, anam akuzi asusu Igbo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F2VA4 | Anyị na-aba ụgbọala aga Aba. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VBUEH | Kuka latriki ka eji esi nri site na latriki. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OVX3S | Ee, Ọdụm na-egbu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Gọọmenti a gwara ndị ụlọakụ ka ha wetuo oke ọmụrụnwa ha na-ana | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
EW1KG | Ebiri m n'ebe obibi ụmụ akwụkwọ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
7USD5 | Ọ bụ mgbaaka ka e ji agbamakwụkwọ n'ụlọ ụka. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
A7OTR | Injin bụ obi nke ụgbọ ala. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
VH2YZ | Onye ga-azụta mgboagha echi. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ER20M | Nwunye Chima bụ onye Kanada. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y66NA | Achọrọ m onye na-asụ asụsụ Yoruba nke ọma echi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WOQW7 | Dị m ga-eke udọmali | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OYVSJ | Ogige tenis anyị enweghị akụrụngwa dị mkpa. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
OZY3K | Ee, agụba m dị nkọ | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
7H8EN | Atụrụ nwere ọkpa anọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Eletrik selotapu anaghị eduzi ọkụ eletrik | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ICYYT | A na-emekarị alụmdi na nwunye omenala n'obodo ndị nwunye | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
94JU3 | Ụlọ akụ ọ bụla dị na Naijirịa nwere ndị akaụntantị na-enyere aka ijikwa ụlọ akụ ahụ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
7USD5 | Ọgwụ m bụ ọgwụ mmiri mmiri. | igbo | female | 18-29 | phase 2 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 10