audio audioduration (s) 0.18 41 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 4 278 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
NQ739 | Shawama ahụ m zụrụ ụnyaahụ adịghị ụtọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ED9I6 | Ekwenyere na a na-abụ ụmụ nwanyị ndị na-enwe ọtụtụ ime ọpụpụ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
RS32R | I nwere stampụ n'ụlọ ọrụ gị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XN0XH | Ee, ụmụ agbọghọ na-abịa ichu mmiri. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
64B0I | Eze kwara ákwá mgbe ọ na-ekiri akụkọ ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
OYVSJ | Ụmụaka ahụ ha a ga-eri saladị? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
W70VE | Ee, Ahịhịa ụzịza na-akụ ilu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VNZHX | Onye ghere peteto ndị ahụ? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
S4SV7 | Ọ gbalụ bọolụ mgbe ọ dị n'ikorobịa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8R7MD | Ị rụrụ ọrụ n'ụlọ ọrụ mmanụ n'afọ gara aga? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | Onye ụkọchukwu ga-asị " udo dịrị unu"na nkeji ole na ole site ugbu a. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
PM3AB | Ụdị Wasapu ọhụrụ ahụ anaghị amasị m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZN8WE | Ụmụaka atọ ahụ bụ naanị ụmụ nwaanyị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ZTX3K | Ndị Igbo na-ahụ nwanyị ka onye kwesịrị ị dabere na nwoke. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Nigeria na-eme usoro ọchịchị onye isi ala | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
A2RKJ | Ụkwụ na-enye nkwụsi ike na nguzozi n'ime ahụ mmadụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
TFM8P | Akụkọ ifo ọbụla nwere ihe mmụta | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
10NEY | N'ọnwa Ọgọst, ndị Afikpo bi n'ime ime obodo na-abịa na-abụ abụ na ịgba egwu iji mee emume omenala ha. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
C3JUY | Krafish dị mma isi nri. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LCZFY | Goodien Peni bụ áhà otu kompani n'aru spageti n'Naijiria | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
MZQGW | Mba, ekpesaghị m okwu ahụ n'aka ndị nche | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8NRLQ | Na-asụ Bekee nke ọma mgbe ị rutere ebe ahụ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
96YUH | Nye m bọọlụ omatemtem ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KN26R | Ụmụnwaanyị na-eyi akwa nke mmiri nnwa na-ejikọ, kpụọ nnwa | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
Y5NE0 | Aga m anọ n'ụlọ ọrụ n'izu na-abịa | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
F20XV | wete hama nke isi ya dị okirikiri. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
02EVM | Kedụ ihe ị mụtara n'akụkọ mbe na nwunye ya? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
A7OTR | Ị bịara na geto ụnyaahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
9KV60 | Kedu onyere dere akụko iho mbe ahu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5CH06 | Ee, o wepụrụ ọkụ ịnyịnya ígwè ahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ICYYT | Kedụ ebe ìgwè nna gị dị? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
TFM8P | Ọ na-atọ m ụtọ ịgụ akwụkwọ a, ọ juputara na akụkọ ifo | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
V6ZW9 | A ga-enye ụfọdụ ụmụ nwanyị aha otutu 'Oso di eeme' n'ọdịnihu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LZSHX | Anyi ga-esi mmanu crude ahu echi | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
FSY6R | Wetara m igbe ọla m.! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Eczema mere mgbe anụ ahụ kpọrọ nkụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
R6KN4 | Nnukwu ụlọahịa áhụ̀ dị na Legọs gbara ọ́kụ́ n'abalị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
2W0P4 | Uru ije akwụkwọ praimarị balụ ehika. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
UM2XM | Nna, biko ị kwụọla ụgwọ nkuzi anyị? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
02EVM | Nna bụ nwoke na-enye ihe, na-akwado ma bụrụ onyeisi ezinụlọ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
O9S6N | Ewu nwụrụ n'ọba ji abụghị agụrụ gburu ya.. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
MCPV8 | Ihe nkiri bụ ihe nkiri pụtara iji mee ka ndị na-ekiri ya na-achị ọchị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Atụkwala ujo mmanwu a. O naghi eti mmadu utali. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
EW1KG | A na-eme nnwale fiziks n'ụlọ nyocha fiziks | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
NO9T4 | Onye ga-eso m gaa ahịa ihe owuwu ulo? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OYVSJ | Ilu bụ mmanụ ndị Igbo ji eri okwu. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
N0UP3 | Nneka na-arụ kashịa n'ụlọ akụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PRDGU | Ejịrị m akwa wee sie Indomị nooduls ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HKUVT | Enweghị elekere Ọtụtụ narị afọ ole na ole gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
417HY | Ụlọ akwụkwọ praimari ga-enwe ụlọ kọmputa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
MTME6 | Mgbe gboo, ịkwụ ụdọ bụ otu ụzọ igbu onwe. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
0P5AF | Achọrọ m ka nne m gotere m ụdị ọla olu gị. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
Y5NE0 | Ọ ga-adị ọnụ ala iji ụgbọ mmiri bute ibu ndi ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
XRGPF | Biko jiri bọlbụ aha ma ị biawa echi. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
25F7Y | Osisi aki ilu bụ osisi ama ama n'ala igbo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
QW2EO | Onye nchịkwa ya agbaghị asọmpi bọọlụ nke ikpeazụ maka na ọ bịaghị ọzụzụ bọọlụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KW8YQ | Okwute o wetara ezughị ezu | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
P64X7 | Ee, abụ m onye ntaakụkọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RVGUD | Onye akaebe bu onye na-ekwuputara mmadụ n'ụlọ ikpe. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
8TI48 | "I meela" bụ okwu ndị Igbo ji ekele onye mere mmadụ ihe maọbụ onye rụrụ ọrụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y2JBO | Chinedu ga-arụ ji na ụtụtụ echi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ETNPN | Ọrịa shuga nwere ike ime mmadụ egbubie ụkwụ ya | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
Z3EST | Goldeni peni abụghị nri ọdiṇala ndị Igbo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JAMV3 | Ada chiri nwa enwe n'elu ka atani na-ebere akwa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
RS32R | Ị nwere brọsh agba? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7PUBP | Ana m azụta ifuru ọhụrụ m ga-edebe n'ụlọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
UFZFP | Ọ bụrụ na a ga-eji asụsụ olu nne akụziri ụmụaka ihe, nghọta ya ga-adị mfe | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
MUBM7 | Nkà ọrụ akpụkpọ anụ na-adịgide adịgide na ihe mara mma. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R9ZDY | Alaọmajijiji na-akpata ọgbaaghara n'obodo. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
L4WCC | akaụntụ Dami dabara n'aka onye yahoo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | Anyị zụtara nne anyị nri ka anyị risiri nri na restọrantị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
2OSQA | Enyi m nwanyị alụọla dị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5J4IR | A na-agba ịyabasị n'anwụ ka ọ ghara ide mmiri. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PJA1N | Ngagharị mgbe niile bụ ihe mgbaàmà nke ndụ obodo mepere emepe | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Ee, nne m ochie mere nsacha akụrụ n'ọnwa gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
TFM8P | A na m ebuzo wụsa mmiri n'ahụ m tupuu m kwuo haa m ya. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
Y0E1O | Ọ di gị ka ị ga-eje eluigwe? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
WAZ3S | Anyị ji ụgbọ ala nke anyi na-aga Legọs echi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
XYCK7 | Mmanwụ Atịpako ga-agafe nwa obere oge. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
N2PE1 | ị mechara nye nwaanyị ahụ akwụkwọ baobab ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
X2WWH | Ee, ọ gbara ọsọ ugboro abụọ ụnyahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
4HXLA | Kedụ akụkụ ebe ị nọ oge ikpeazụ ị baara n'ụgbọelu? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
QHGN2 | Adanna ga-edu anyị n'ofufe ụtụtụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OV5FN | Ụlọ akụ azụmaahịa dị mma karịa ụlọ akụ microfinance? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Achọrọ m ịmụta ka m ga-esi na-azụpụta ihe na bitkoịn tupu ekwentị m efunahụ m. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
7SEDO | Agwara m gị kwụsị ịlụso nwanne gị ọgụ! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ABL1R | Nna m kwuru na abụm'ọnụ na-eso ndị banyere òtù nzuzo | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
J04AW | Mba, garị ahụ pere mpe | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
02EVM | Osiri na ya achoro ekele gi | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
OYVSJ | Ndị ọkụ gbara dị narị iri isii na isii | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
Y5NE0 | Agaghị m ekwe ka nwunye m gabiga n'ime ụlọ abụba . | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
64B0I | Ọdụ ụgbọ elu nwere ebe ụmụ aka n'egwu egwu iji me ka ha na atụri ndụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
J5ZY5 | Na omenala, ndị mmadụ na-asọpụrụ ndị ikom e chiri echichi | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EBV1D | Ọkpụite na-ere ite ụrọ abụọ mara mma n’èzí. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
YZXZ0 | Mama m kwuru na 'oke osisi' pụtara onye dị ike | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3ZMKC | A chọrọ m imeghe akaụntụ Wasapụ ọhụrụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SWXF8 | Ònye ịsị ụlọakwụkwọ primari bụ hedi mistresi | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
H7DPP | Ndị na-akpụ isi na-eme ka klipa dị ọcha tupu ejiri ya kpụọ onye ọzọ isi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Q3F1G | "Guzoro otu ebe! ka m gbuo anwụnta" nne ya tiri mkpu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NNQMB | Ha ga-agba ọsọ ọzọ echi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 18