audio audioduration (s) 0.18 21.2 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 4 201 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
0MV6R | Kolonel abịaghị tata. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LW0X2 | Ọtụtụ ndị mmadụ na-eji bitkọin dịka usoro esi echekwa ego | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
FFP77 | Enwere ebe a na-eche mmadu n'odu ugboelu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | Pampas bụ akwa akwa nwa | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ML4CP | Chidi na-enweta ọzụzụ ọrụ omenkà na Mahadum | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
X48F1 | na akụkọ ifo anụmanụ, e kwenyere na anụmanụ na-ekwu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WLQ3F | Ọ na-atụ ahụhụ maka abụmọnụ ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Ofe akwu bu uzo kacha mma mgbe tomato di oke onu. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
6O5LM | Mmiri moringa ahụ meturu akwa m. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XBPX3 | Akụkọ odịnaala bụ akụkọ sitere n’aka ndị nna nna anyị ruo anyị aka. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9LWI3 | Anwụnta nwaanyị nwere ike inye ịba | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
TFM8P | Ị gaghị elele TV taa? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
C3V3I | Central Bank of Nigeria bụ nnukwu ụlọ akụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
D0JQN | Sịkulụ anyị ga-eji bee osikapa anyị kọrọ adịghị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | obodo nile na-eru uju n’ihi ọnwụ eze ha | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
OYVSJ | Ndubuisi bụ prịfektị na-elekọta ọba akwụkwọ ugbu a | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
EHZKW | Nna bụ onyeisi ezinaụlọ ya. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
K25EW | Aga m aga ka mụ na ya kpaa nkata | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
91N4Z | Ọkpụkpụ azụ na-enye ahụ ọdịdị na nkwado dị mma | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
XEDN8 | Ịmụ nwa egbuola ọtụtụ ụmụ nwaanyị na mgbe gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PI8SV | Ndị Awụsa na-ekpe ekpere n'ụlọ alakụba. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Achọrọ m inye nwa m naanị mmiri ara rue otu afọ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
K5504 | Akụkọ ịhụnanya na-elekwasị anya na ịhụnanya na mmekọrịta dị n'etiti agwa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ML4CP | Í bọọla chị? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
505FY | Biko zụtara m odudu oyibo nke a na-akpọ moringa oge ị na-abịa | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
QQD6S | Kedu ka anya ga-esi nyere aka ịnyagharị gburugburu ebe ị na-amaghị? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
5CH06 | Ee, o ji ọtụtụ nwanyị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Nna m na-etinye igbe ọkụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
SWXF8 | Ndi okenye ji ilu ekwu okwu | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
MU3BG | Ndị agha ekerela oke ọrụ n'ichekwa nnwere onwe. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
7USD5 | Ụmụaka anaghị eso ndị okenye kerịta ogbo. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
2PRGF | Nnenne m na amịkpọ bụ anụ ya iji chekwa ya. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
1G6L9 | Zink amako m gbukere egbuke ugbu a. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
9QX6W | Kedu ọdụ a ga-ebufe gị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Ee, ndị nkụzi mahadum anaghị ede nootu n'ugbo ojii | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ICYYT | Uche na-aga ahịaeke | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ML4CP | Bọneetị bụ okpu e ji ekpuchi njini ụgbọala | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
7YCBY | Opi ọgbatumtum e ji agbara m ọkada emebigo. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
ZSQ29 | Mgbasa ozi ọha ejikọrọla obodo na omenala na Naijiria. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Eeǃ Ọ di mma ọfụma ọfụma. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
VNLT9 | Ọ zụta maagi, mụ emee ka ị mara. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Enwere m ezi obi soo nwunye m n'okwu a | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
EHZKW | Anyị zụtaara kpọf ka anyị na-alọta akwụkwọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
X5092 | Ude na nwunye ya chọrọ ịgbaalụkwaghị m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5UWP3 | Edere m akwụkwọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
77SZW | Èé, bọsa nọ ebe a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YGAWD | Mma ahu di na kobodu | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
D5CI4 | A ga-ejide onye na-ere ọgwụ taa maka ire ọgwụ adịgboroja | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OYVSJ | Ụmụaka ya zuru ohi ego | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
GU1YK | Machant banki na-ebinye ndị azụmahịa lonu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ROAG4 | A gwara m gị ka ị zaa paalọ ahụ! | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
GPY9O | O nyere m fáan guzoro ọtọ ya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A2Y39 | Ndị mmadụ anaghịzi egote akwụkwọ akụkọ ụwa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KRG03 | Ụkwụ abụọ ụgbọala m dara afọ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
4G7JD | Ụfọdụ ndị na-afọ̀chapụ onugbụ tupu ha ejiri ya sie nri | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
1TSKM | Nwata ahụ na-agba ọgwụ ugboro abụọ n'ọnwa. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
WJ7PC | Agụmakwụkwọ anụ ahụ ma ọ bụ P. E bụ akụkụ dị oke mkpa nke ụlọ akwụkwọ praịmarị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OYVSJ | Ọ sị na eji azịza pịa ya ụtarị. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
Z94S2 | ụfọdụ Mmanwu na-egbu egbu ma nwee ike karịrị nke mmadụ | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
IBVCS | John ga-ekwu okwu megide ịkpa oke agbụrụ n'ụlọụka echi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5YU30 | A na-eji ihe oyibo n'akpo Yahó mailu izipu foto na akwụkwọ nye ndị mmadụ nọ n'ebe dị iche iche | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EA84R | Ndị ọbịa na-anabata ndị mmadụ na oriri. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
0P5AF | Nwaanyị ahụ na-ere osikapa dị ọkụ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
6SDQD | Ndị kashia na-enye mkpụrụ ego na chenji mmadụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
91N4Z | Nne nne ya ga na-eji igwe ya aga ugbo | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | A na-eji ngwaahịa ndị sitere na mmanụ ala dịka mmanụ ọkụ fuel na gas were na-eme ihe kwa ụbọchị | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
0ZIHY | O ji ogwu henna gwo nje o butere n'ulo mkposi ohaneze | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Kedu mgbe ị ga-ehi ụra? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
R6KN4 | E nwere ndị bidoro ịre mkpụrụosisi akwọrọ akwọ n'ụzọ na Pọtakọtụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
GM1LH | E kere indomi n'agbamakwụkwụ m gara. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
356HY | Otu n'ime akaọrụ ndị nna nna anyị mere bụ ịchụ nta | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | Sịnsịariti bụ mmadụ ị na-ekwu eziokwu na-etinyeghị ya okwu asị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Y5NE0 | Ọ ga-adịrịrị echi. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
KYIWI | Enwere ike ichekwa azụ a mịrị amị, see anwụrụ ma ọ bụ sie ya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | Ndị HOD nwere ụlọ ọrụ na mahadum. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
X0PLA | Mkpụrụ ọ̀guméntin a ka mma | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
BXQVO | Maazi Okeke bu onye na-eji osisi eme nka | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
RVGUD | Onye ngosipụta bụ onye ọ bụ ọrụ ya igosipụta na ịgụpụta akụkọ ndị ahụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
AH048 | Ụgbọ ala na-enye aka na nbugharị ngwo ahịa na mpaghara obodo dịpụrụ adịpụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Áṅụ na- ebi n'ukwu osisi. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
F53GS | okwukwe nke okpukperechim ekwenyeghi na igba egwu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
505FY | Ee, ahụrụ m uwe silku gị n'abalị ụnyaahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
3YC9K | Ee, eji m karọtụ ndị ahụ wee mee saladị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
DIV44 | Ndị INEC kpọrọ rịzọtụ ntuliaka ahụ mgbe ndị Naijiria nọ n'ụra | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
ED9I6 | Ego ole ka mụ ga-edebe maka ihe onu? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
R6KN4 | Ị ga-aga ụlọọgwụ maka eze mgbu ị nwere? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
5Y15C | Ọtụtụ ụgbọala ọgbara ọhụrụ anaghị enwe tuubu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
C1OGJ | Ee, m bere karọt ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
0R99U | Nna m sị anyị kwụsị idowe efere na palọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JRT2I | Akụkọ gbasara mmụọ na-atụ egwu . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
H9ZRS | Afọ ndị na-abịa, ndị nkịtị nwere ike yi uwe ndị amị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
C7ICG | Àkwà ndina dị mkpa n'ụlọ ọ bụla. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
SJQI3 | Sayensị Kọmputa ga-aga n'ihu na tekinọloji ka afọ na-aga. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5HANR | Ọgwu ahu aga-ekpocha pimpul ahu? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A3CEE | Egwuregwu na-adị mma n'ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
6VAZI | Ekwere m na Jizọs Kraịst bụ ezi Ọkpara Chineke. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
O9S6N | ee, ka m deere gị usoro onunu ogwu | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
O756L | Ndị nwanyi na-alụbeghị di bụ ndị otu nke ụmụ agbọghọ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
IKK3R | Ọ na-abia donye ite anwụ na mpagala osisi ụkpaka. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
4SSWI | ị ga-aga eleta nwa nwoke na-arịa ọrịa uche? | igbo | female | 18-29 | phase 1 |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.