audio
audioduration (s) 0.18
21.2
| speaker_id
stringlengths 5
5
| text
stringlengths 4
201
| language
stringclasses 1
value | gender
stringclasses 2
values | age_range
stringclasses 3
values | phase
stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
0MV6R
|
Kolonel abịaghị tata.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
LW0X2
|
Ọtụtụ ndị mmadụ na-eji bitkọin dịka usoro esi echekwa ego
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
FFP77
|
Enwere ebe a na-eche mmadu n'odu ugboelu
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
EW1KG
|
Pampas bụ akwa akwa nwa
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
ML4CP
|
Chidi na-enweta ọzụzụ ọrụ omenkà na Mahadum
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
X48F1
|
na akụkọ ifo anụmanụ, e kwenyere na anụmanụ na-ekwu
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
WLQ3F
|
Ọ na-atụ ahụhụ maka abụmọnụ ahụ?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
1G6L9
|
Ofe akwu bu uzo kacha mma mgbe tomato di oke onu.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
6O5LM
|
Mmiri moringa ahụ meturu akwa m.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
XBPX3
|
Akụkọ odịnaala bụ akụkọ sitere n’aka ndị nna nna anyị ruo anyị aka.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
9LWI3
|
Anwụnta nwaanyị nwere ike inye ịba
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
TFM8P
|
Ị gaghị elele TV taa?
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
C3V3I
|
Central Bank of Nigeria bụ nnukwu ụlọ akụ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
D0JQN
|
Sịkulụ anyị ga-eji bee osikapa anyị kọrọ adịghị
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
64B0I
|
obodo nile na-eru uju n’ihi ọnwụ eze ha
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
OYVSJ
|
Ndubuisi bụ prịfektị na-elekọta ọba akwụkwọ ugbu a
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
EHZKW
|
Nna bụ onyeisi ezinaụlọ ya.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
K25EW
|
Aga m aga ka mụ na ya kpaa nkata
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
91N4Z
|
Ọkpụkpụ azụ na-enye ahụ ọdịdị na nkwado dị mma
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
XEDN8
|
Ịmụ nwa egbuola ọtụtụ ụmụ nwaanyị na mgbe gara aga.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
PI8SV
|
Ndị Awụsa na-ekpe ekpere n'ụlọ alakụba.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
P7MVH
|
Achọrọ m inye nwa m naanị mmiri ara rue otu afọ
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
K5504
|
Akụkọ ịhụnanya na-elekwasị anya na ịhụnanya na mmekọrịta dị n'etiti agwa.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
ML4CP
|
Í bọọla chị?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
505FY
|
Biko zụtara m odudu oyibo nke a na-akpọ moringa oge ị na-abịa
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
QQD6S
|
Kedu ka anya ga-esi nyere aka ịnyagharị gburugburu ebe ị na-amaghị?
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
5CH06
|
Ee, o ji ọtụtụ nwanyị
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
VH2YZ
|
Nna m na-etinye igbe ọkụ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
SWXF8
|
Ndi okenye ji ilu ekwu okwu
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
MU3BG
|
Ndị agha ekerela oke ọrụ n'ichekwa nnwere onwe.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
7USD5
|
Ụmụaka anaghị eso ndị okenye kerịta ogbo.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
2PRGF
|
Nnenne m na amịkpọ bụ anụ ya iji chekwa ya.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
1G6L9
|
Zink amako m gbukere egbuke ugbu a.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
9QX6W
|
Kedu ọdụ a ga-ebufe gị?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
ZZFYX
|
Ee, ndị nkụzi mahadum anaghị ede nootu n'ugbo ojii
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
ICYYT
|
Uche na-aga ahịaeke
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
ML4CP
|
Bọneetị bụ okpu e ji ekpuchi njini ụgbọala
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
7YCBY
|
Opi ọgbatumtum e ji agbara m ọkada emebigo.
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 1
|
|
ZSQ29
|
Mgbasa ozi ọha ejikọrọla obodo na omenala na Naijiria.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
CVPOW
|
Eeǃ Ọ di mma ọfụma ọfụma.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
VNLT9
|
Ọ zụta maagi, mụ emee ka ị mara.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
Y5NE0
|
Enwere m ezi obi soo nwunye m n'okwu a
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
EHZKW
|
Anyị zụtaara kpọf ka anyị na-alọta akwụkwọ.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
X5092
|
Ude na nwunye ya chọrọ ịgbaalụkwaghị m
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
5UWP3
|
Edere m akwụkwọ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
77SZW
|
Èé, bọsa nọ ebe a.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
YGAWD
|
Mma ahu di na kobodu
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
D5CI4
|
A ga-ejide onye na-ere ọgwụ taa maka ire ọgwụ adịgboroja
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
OYVSJ
|
Ụmụaka ya zuru ohi ego
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
GU1YK
|
Machant banki na-ebinye ndị azụmahịa lonu.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
ROAG4
|
A gwara m gị ka ị zaa paalọ ahụ!
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
GPY9O
|
O nyere m fáan guzoro ọtọ ya
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
A2Y39
|
Ndị mmadụ anaghịzi egote akwụkwọ akụkọ ụwa.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
KRG03
|
Ụkwụ abụọ ụgbọala m dara afọ.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
4G7JD
|
Ụfọdụ ndị na-afọ̀chapụ onugbụ tupu ha ejiri ya sie nri
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 1
|
|
1TSKM
|
Nwata ahụ na-agba ọgwụ ugboro abụọ n'ọnwa.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
WJ7PC
|
Agụmakwụkwọ anụ ahụ ma ọ bụ P. E bụ akụkụ dị oke mkpa nke ụlọ akwụkwọ praịmarị
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
OYVSJ
|
Ọ sị na eji azịza pịa ya ụtarị.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
Z94S2
|
ụfọdụ Mmanwu na-egbu egbu ma nwee ike karịrị nke mmadụ
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
IBVCS
|
John ga-ekwu okwu megide ịkpa oke agbụrụ n'ụlọụka echi.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
5YU30
|
A na-eji ihe oyibo n'akpo Yahó mailu izipu foto na akwụkwọ nye ndị mmadụ nọ n'ebe dị iche iche
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
EA84R
|
Ndị ọbịa na-anabata ndị mmadụ na oriri.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
0P5AF
|
Nwaanyị ahụ na-ere osikapa dị ọkụ.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
6SDQD
|
Ndị kashia na-enye mkpụrụ ego na chenji mmadụ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
91N4Z
|
Nne nne ya ga na-eji igwe ya aga ugbo
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
OWQZR
|
A na-eji ngwaahịa ndị sitere na mmanụ ala dịka mmanụ ọkụ fuel na gas were na-eme ihe kwa ụbọchị
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 2
|
|
0ZIHY
|
O ji ogwu henna gwo nje o butere n'ulo mkposi ohaneze
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
A7OTR
|
Kedu mgbe ị ga-ehi ụra?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
R6KN4
|
E nwere ndị bidoro ịre mkpụrụosisi akwọrọ akwọ n'ụzọ na Pọtakọtụ
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
GM1LH
|
E kere indomi n'agbamakwụkwụ m gara.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
356HY
|
Otu n'ime akaọrụ ndị nna nna anyị mere bụ ịchụ nta
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
EHZKW
|
Sịnsịariti bụ mmadụ ị na-ekwu eziokwu na-etinyeghị ya okwu asị.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
Y5NE0
|
Ọ ga-adịrịrị echi.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
KYIWI
|
Enwere ike ichekwa azụ a mịrị amị, see anwụrụ ma ọ bụ sie ya
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
LDI0V
|
Ndị HOD nwere ụlọ ọrụ na mahadum.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
X0PLA
|
Mkpụrụ ọ̀guméntin a ka mma
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
BXQVO
|
Maazi Okeke bu onye na-eji osisi eme nka
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
RVGUD
|
Onye ngosipụta bụ onye ọ bụ ọrụ ya igosipụta na ịgụpụta akụkọ ndị ahụ.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
AH048
|
Ụgbọ ala na-enye aka na nbugharị ngwo ahịa na mpaghara obodo dịpụrụ adịpụ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
O9S6N
|
Áṅụ na- ebi n'ukwu osisi.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
F53GS
|
okwukwe nke okpukperechim ekwenyeghi na igba egwu
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
505FY
|
Ee, ahụrụ m uwe silku gị n'abalị ụnyaahụ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
3YC9K
|
Ee, eji m karọtụ ndị ahụ wee mee saladị.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
DIV44
|
Ndị INEC kpọrọ rịzọtụ ntuliaka ahụ mgbe ndị Naijiria nọ n'ụra
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
ED9I6
|
Ego ole ka mụ ga-edebe maka ihe onu?
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
R6KN4
|
Ị ga-aga ụlọọgwụ maka eze mgbu ị nwere?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
5Y15C
|
Ọtụtụ ụgbọala ọgbara ọhụrụ anaghị enwe tuubu.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
C1OGJ
|
Ee, m bere karọt ahụ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
0R99U
|
Nna m sị anyị kwụsị idowe efere na palọ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
JRT2I
|
Akụkọ gbasara mmụọ na-atụ egwu .
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
H9ZRS
|
Afọ ndị na-abịa, ndị nkịtị nwere ike yi uwe ndị amị.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
C7ICG
|
Àkwà ndina dị mkpa n'ụlọ ọ bụla.
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 1
|
|
SJQI3
|
Sayensị Kọmputa ga-aga n'ihu na tekinọloji ka afọ na-aga.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
5HANR
|
Ọgwu ahu aga-ekpocha pimpul ahu?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
A3CEE
|
Egwuregwu na-adị mma n'ahụ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
6VAZI
|
Ekwere m na Jizọs Kraịst bụ ezi Ọkpara Chineke.
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
O9S6N
|
ee, ka m deere gị usoro onunu ogwu
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
O756L
|
Ndị nwanyi na-alụbeghị di bụ ndị otu nke ụmụ agbọghọ.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
IKK3R
|
Ọ na-abia donye ite anwụ na mpagala osisi ụkpaka.
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
4SSWI
|
ị ga-aga eleta nwa nwoke na-arịa ọrịa uche?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
End of preview. Expand
in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 4