audio audioduration (s) 0.6 23.3 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 1 251 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
TFM8P | Mkpuruosisi na akwokwo nri gana adi onu ala n'ime obodo Kari n"obodo mepere emepe. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
J04AW | Mgbasa ozi oha sosha mịdịa bụ oghere mmekọrịta na ịntanetị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
DRX8A | Nwanne m nwaanyị si n'aka onye na-akwụ ụgwọ bụ cashịa kwụọ ụgwọ ya | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EYXZG | Windo Alụmaco abụọ ka m kwuru na m chọrọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZUGP0 | Ked mgbe mmọnwụ lara n,arọ gara aga? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PN83K | A na-eji azụ osisi enweta ọgwụ e ji agba ọkpụkpụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8UK9U | E nyere m gị iwu ka ị kpaa ntutu isi m! | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
UONGK | Ego ọ na-aghọrọ ụfọdụ oroma? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
A68LD | Kansa abụ ọrịa ogbugbu? | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
TFM8P | Ọ bụrụ na ị zuru ohi, ị ga-aga ọkụ ala mmụọ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
7USD5 | I mara monablis họteelụ? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
O9S6N | Isi ọwụwa bụ otu n'ime mgbaàmà.. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Y5NE0 | N'akụkụ nile nke ụwa, olili bụ omenala a na-emekarị maka ịtọrọ ndị nwụrụ anwụ izu ike. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
1KOJD | Ọrịa o biri n'ajaọcha e nweghi ọgwụgwọ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
3GXK2 | A ga-eji baton wéé gbaa ọsọ rịléé | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
UNJTA | Okoro zụtara katọn indọmii iri. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | Ndị agha ga-aga oke ọhịa Sambisa n'ọnwa ọzọ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
CFAE0 | Akachi duziri ihe nkiri. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OWQZR | Sọnde bụ ụbọchị ofufe nye ndị otu Kraịst | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
CVPOW | Mbaǃ Akọghị m akụkọ majịk taa. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
A7OTR | Ị hụrụ onye nkụzi anyị? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
K5504 | Ufọdụ ụgbọala bụ ndị na-ebubata ngwa ahịa orire, ebe ufọdụ bụ ndị na-ebupu ngwa ahịa ndị azụrụ azụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
EW1KG | Ị ga-ebi ndụ n'okporo ámá iji lanarị n'obodo ahụ? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
NZEQ2 | Ọkọchị kacha enye m obi aṅụrị maka na arụ agaghị ekpom ọkụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | A na-esi na ọka emeputa akamu. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
XQJ64 | Ọ ga eji ihe a na-akpọ splicing connector wee tinyekọta waya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Eke loro nwa ahụ atụnyere n'ime ọhịa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
1CCU1 | Ndị ụka ahụ nwere ego. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FCEKA | Ee, o yi uwe ndị agha. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
V5U23 | Ọ bụ mmadụ na-eguzosi ike n'ezi ihe? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LHYOX | Nne m ejirila azụ̀ kpọrọ nkụ niile m zụtara n'ahịa n'izu gara aga were sie nri | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
78X1P | Kansa enwere ọgwụgwọ? Ana m ajụ gị? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Ee, m na-akpa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
K5504 | O bụnyere di ya mmanya nkwu ọcha. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
OK5G7 | Ị saala efere nọ n'usekwu? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8NC6E | Ọ sịrị na elu akwa ya emego ochie | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
K18W5 | Ebuka zụtara oche ahu puku abụọ na narị naịra iri abụọ na asatọ . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8XHX3 | Kpachapụrụ nnwa m anya n'egwu ọ na-egwu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1H705 | Akwụkwọ aṅara nke bụ mkpakwụwkọ na-adi nwaanyị di ime mma. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
76A5J | Obum ga-egbu anwụnta ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
4ZZ0I | Ee, mụ na nwaanyị ahụ ga-akparịta ụka. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ITKVH | Oke nụrụ ụtọ biya na joịtị biya n'okporo ámá anyị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7LC2V | Achọrọ m ịga leta Ugwu Tempo. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BOT2F | Ee, Umuada gara emume a | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
MILC4 | Osisi oroma ya na-ami mkpụrụ kwa mgbe kwa mgbe. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
57MAX | Ụlọ oriri na ọṅụṅụ ọkọlọtọ ọ bụla ga-enwerịrị ọdọ mmiri igwu mmiri. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
E0LJH | Jide mmiri ncha di ọkụ ma ina asa ebe ina awụ arụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
NQ739 | Ị gara zute ya n'ụlọ ezumike? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ZFHIR | Mba, ebe ịkwọ aka ahụ anaghị ehi ehi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GPY9O | Ọsọ bọmpa na-enyere ịnyịnya aka inweta ume maka ọwụwụ n'ọdịnihu, | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
FOUH4 | Echere m na anyị chọrọ tanka mmiri ọzọ ebe a | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ZBK8T | A na-ede ego ole ana ere ihe ọbụla n'ahụ ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
T0ANG | Anyị siri ọtụtụ erimeri ụbọchị nwanne m nwoke wara akwa | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
SWLEG | Agaghị m anya bọọsụ ọzọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
IKVQU | Ndị ọrụ ụlọ na-enwe ego nke ọma | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
94AF5 | Nne m jụrụ ịga paakị n'izuụka gara aga | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FB1SH | O wetara indomi ụnyaahụ? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
M72L5 | Inyufega ogwu okee nwere ike ibute onwụ | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
48Q0M | Ụmụ nwoke na-akpụ afụ ọnụ ha n'ebe a na-akpụ isi. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
CVPOW | Anyi riri isiewu na-abali nyaa.. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
XABNJ | Ọkpụkpụ juru n'azụ ahụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
O89N5 | Karọtụ na peteto Ịrịsh bụ akụkụ a na-eri mgbọrọgwọ ha eri. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OYVSJ | O nwere ụlọ oriri na-ere nri ndị Igbo | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
1ZSB3 | A na-edebe ụmụ na dekịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | ọ bụ na mmiri Nkịsị ka mụ gbatara mmiri m ji arụ ụlọ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
0GKXS | Kpọọ Jumanji ihe nkiri na-eme ihe nkiri john kwuru. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
UFK7A | E wuru ọka na mbido afọa | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
QZD4O | Anyị nwere kemịstrị praktikal na labụ echi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
QLW5D | Ebube na-anyụ nshi n'toịletị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
W2PQH | Ịkwa iko bụ njọ n'ebe Chineke nọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | Ọ ga-amasị m imepe nnukwu ụlọ oriri na ọṅụṅụ echi. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
942B7 | Iji anya kparịtaa ụka nwere ndị ma ya eme. Nke a ka Ada chọpụtara. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F20XV | mgbe gboo, ụlọ ịsa ahụ na-adị n'ilo. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
505FY | Ọ sịrị mba, ọ nweghị ike ịme nka akwụkwọ ojii. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
505FY | I bere mbọaka gị? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
DGCFS | I gotere panadolu ụnyaahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
IYKS5 | emefele ghagburu nigerian | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | Ụkọchukwu ahụ yiri uwe nwụda | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
2QXR0 | Mba, egwu ọdịnaala ahụ adịghị mma. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
DB3P7 | Ndị hụrụ ọnwe ha n'anya na-ekwu maka mmekọrịta. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
WPN2M | Ọ̀hà mmadụ nwèrè íké ha a gaghị eji eziokwu kpọrọ ihé n'ọdịnihu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
C3V3I | Onye kapịnta ahụ jiri ntu wee rụzi oche ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
08UK8 | Ọrụ ahụ na-aga nke ọma site n'enyemaka igwe eji akpọpu ihe. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
DSMTR | Bọịlụ̀ bụ abụ na-anakọta n'okpuru akpụkpọ gị | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
5G204 | Onyeisi ụlọ akwụkwọ ahụ nyere onye nkụzi anyị ụfọdụ chakụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
WKGF3 | Mmadụ gwara m na ụfọdụ ọgba tum tum nwere gịya ise. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
UN43Q | N'uhuruchi echi, ndị ọbịa ga-abata n'ọdụ ụgbọ elu Maiduguri | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Anyị hụrụ onye ọkaikpe ụnyaahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
6LIWH | Izu ohi bu ohi ezuru site n'iji ngwa ọgụ na eyi egwu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Igba bụ ngwá ọrụ eji eme gburugburu oghere | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
1Z6IV | Ee, enwere m jọg atọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
6JCSZ | E gere m egwu Fela Kuti mgbe m na-etolite. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
07CHK | Mama puutu ga-aka dị ọnụ ala karịa ụlọ oriri na ọṅụṅụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Enwere akwụkwọ mpịakọta n'ụlọ mposi? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
6ZOVI | A ga-eje ozi mmanya nkwụ n'alụmdi na nwunye ọdịnala Igbo | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
U3V3A | Mba, izu ụka ọzọ ka nna m ga-edozi kuka eletriki ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KEX5S | Nkita na-agbọ ụja oge ọbụla ọ fụrụ onye ọ maghị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1OZTR | Ụmụaka ahụ ga-atụ ludo na mgbede. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LGLG2 | Adaka na-enye nwa ya ara. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
K1HIE | Ọ ga-arụrụ nne ya ụlọala | igbo | male | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 13