audio audio | speaker_id string | text string | language string | gender string | age_range string | phase string |
|---|---|---|---|---|---|---|
7USD5 | Ma ana-ahụ ma na-anụ olu ndi ngosipụta tiivi. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
7USD5 | Buhari bụ diktatọ mgbe ọ na-achị Naijiria | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
WFLQY | Onye ọ bụla ga-anwụ n'ọdịnihu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KRG03 | Uche wuru ụlọ ezumike. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
KYIWI | Ònye mere gi onye-amuma? Ọ jụrụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | Achọrọ m ịga Dubai n'afọ ọzọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
XBPX3 | Vaitamin E dị n'ime oliv na-arụ ọrụ dịka ihe na-egbochi ọzideshọnu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
D0JQN | Omenukoakụ bụ aha otutu onye na-nyere ndị ogbenye aka | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
0LO5P | Ọ bụkwụazị maka na ọ na-adị asọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | Emeka na nna ya butere eletrik poolụ ahụ na-ụtụtụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
V9M0R | Ụlọ simenti na-anọte aka karịa ụlọ apịtị. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
BZNF7 | Osisi kashu na-emepụta kashu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FN6BU | Onye ọkwọ ụgbọ ala ahụ were iwe mgbe ọ na-anya ụgbọ ala | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
YWTOP | A dọnyere ibu anyị na bọọsụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
K3F8C | Ee, ọ bụ nọọsụ. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
3YC9K | Ee, ana m eji akwụkwọ ugu esi ji | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LT748 | Anyị ga-aga ememme ihe nkiri mba ụwa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O1P2J | Kedu mgbe ị ga-azụta akwụkwọ akụkọ? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
CVPOW | Chineke ekwela, anaghị m anwụ anwụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
TGHI6 | Anyị ga-ehicha okporo ụzọ anyị echi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
D3TEZ | Agbataobi m ga-abu ezigbo mmadụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
4H4FW | Kedu onye Naịjirịa na-eti egwu kacha gi mma? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
J6MT7 | Ụmụ akwụkwọ na-aga klaasị ma sonye na mmemme | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
S64TO | Emebere mkpọ Jerry na Germany nke mbụ maka iji agha. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AME50 | Ee e, enweghị netwọkụ ịhazi tiketi gị. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
R6KN4 | A bara ụfọdụ mmadụ aha ndị lọrọ ha ụwa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
UONGK | Ada ọ-na aga ụlọ akwụkwọ praịmarị? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
KMOWY | Kwụsị ịlụ ọgụ ozugbo! | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
DSPDT | Kedu ka ndị njem nwere ike isi nweta onwe ha maka oche nkwagharị ma ọ bụ enyemaka pụrụ iche n'ọdụ ụgbọ elu? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
26ENE | Kedu ndị na-ezu ohi n’ihi anyaụkwụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LZJOW | Gịnị bụ nzube nke ụlọ ọrụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Ana m ehicha ụlọ egwu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
76A5J | Obum na-aracha iz krim. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | Aga m aga n'ụlọ ndị na-enweghị nne na nna echi ka m kere ha nri. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
IQ95L | Ahụ agaghị akọ ngwere so ngwere maa mmiri! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YZUDU | Na Naijiria , a maara nwoke bụ onyeisi ezinụlọ | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
P7MVH | Eji m mgbaji rụọro nne m akpa maka nzukọ mmemme Ọgọọst ya afọ gara aga | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
O9S6N | Mba, enwere m oche nke m n'ụlọ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
609RC | Ee, a ga-akwụ ndi uka ụgwọ ozugbo. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
O5PFH | China bụ obodo kacha juputa n'a mmadu, asụsụ ha bu Chinese | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị iche iche ga ejikerewe. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
5YUJE | Tinye nkịta ahụ na-agbụ Ikenna! Tupu mụ e jecha bata | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
Y9UDA | Ahụrụ m mgwa ọrụ ọwa osisi a na-akpọ sọọ na Bekee. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
EW1KG | Eziokwu na ọ meru alụ? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
2PRGF | O bipụtara bana ahu ụbọchị abụọ gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
DPWCJ | Ndị okenye ga-enye di na nwunye ọhụrụ ngọzi ha | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FSIHV | Anyị ga-eje leta Nnaemeka n'ụlọ ọgwụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1RPS5 | Mkpụrụ ọgwụ ahụ dị na tebụl bụ maka ọya afọ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
RSX9R | Nne m na Nna m ochie enweela ụmụ ụmụ iri abụọ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ZY4E5 | Ị chọrọ ire ọgba tum tum gị? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
3YC9K | Ee, aga m abanye na Dipatmentị Histrị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
JL8Z1 | Ị nwere ezigbo akwa akwa nke nwere ike ịgha mkpụrụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TAYIQ | Agwara m gị zụta teepu n'ahịa ụnyaahụ! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A4X9B | A na-akwụ ụgwọ ísí nwaanyị tupu ụbọchị agbamụnkwụ maọbụ ụbọchị a na ágbà nkwụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ICYYT | Kedụ onye nwe pilo a? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
XQ6YW | Aga m akpọ onye na-ese ihe echi ka ọ malite ịse ụlọ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
FSIHV | Akwụkwọ rozmerị dị na nri ahu mụ siri | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3GXK2 | Eji akwụkwọ olugbu esi ofe olugbu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
34HN1 | Abia bụ otú n'ime steeti dị na Naijiria. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XBQRG | Ejiri m ntuli ogologo rụzie oche ahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ICYYT | Webụ brawza dị ka Ọpra mịnị na-edobe ụbọchị na mmemme dị mkpa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
GNW6X | Ee, plantain ahu dị n'azụ ụlọ . | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Uche ga-enwe ezinaụlọ nke aka ya n'izu ụka n'abịa | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
MILC4 | Nne ya ga-eme njem n'onwa na-abịa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | Ndị amị Naijiria ka cha mma na-Afrịka. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
WLBYF | Ee, ọ bụ akụkọ enweghị nkewa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O89N5 | Chiamaka jri ihe otite me agwa akpụkpọ ahụ ya ka o si na ojii ba n''ọcha. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9HOM5 | Nna nna anyị ochie ga-anata ego ezumike nká ya izu ụka na-abịa abịa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
505FY | E kepụtara amị Naijiria n'afọ 1960. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ZU0BC | Uchechukwu chọrọ ịkwụsị asịrị bido echi gawa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3EY2O | Nwanne m nwaanyị bụ onye na-akwa akwa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
I1Y6L | Ulaga bụ mmanwu a ma ama mana ọ naghị adị mfe ịhụ ya. Ọ na-apụta naanị n'oge pụrụ iche | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
X8QPZ | Nwanne m nwaanyị gbara onye nke mbụ n'ọsọ ha gbara. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
GZTEX | Ee aga enye onye isi ọrụm mkwanye ugwu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5UWP3 | Ụmụ nwoke na-aṅụ mmanya ma na-enwe nnukwu afọ anaghị amasị m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZRCKL | Otu ụbọchị, anyị agaghị achọ data ekwentị ka oge na-aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OI4OJ | Mba, anyị agaghị eme ihe nkiri echi | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
1NLEN | Labu Fiziks dị n'akụkụ lab Kemistri | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
APKKI | laghachi azụ zụta ose | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PGVTI | Nje ọrịa korona ka nọkwa n'etiti anyị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | Mgbe gboo, a na-ebi nwaanyị ugwu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
66GAN | Ị nwere osisi gova n'ụlọ gị? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
O9S6N | Nna m kọọrọ m onye nkụzi m. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
NJF4H | Kwere ka udo dị, ka m gwara ya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PS9DH | Amaara m egwuregwu dị iche iche egwu | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
5C53J | Egwuregwu ọnwa ahụ ga-abụ ọkaibe. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
FA3O0 | E nwere ụlo nga nke ndi ụmu nwaanyị dị na Lagos | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
55GL7 | E tinyere Emeka n'ụlọ mkpọrọ? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
77SZW | M kwuru, ọ ga-agụrịrị iwu! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MSA9C | A ga-eji ákwà ọcha nke na-anọchite anya ịdị ọcha nwatakịrị mee ihe n'oge nraranye ụmụaka | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7PYWA | Meghee sadin ahụ kịta! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
HXV8K | Nneoma na-eweta nri n'ụlo ọrụ ka ọ nwee ike ree ya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Ibugha kidini dị oké ọnụ na Naịjiria | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
SWLEG | Ọ bụ maka akụkọ ọdịnaala ọ mara mere o jiri merie. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KZV11 | iri ngarị na-emebi izi ezi na nghọta. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LH5MO | Ezikowu, anti ya bịara n'ehihie | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
X8QPZ | Ị na-ezu osi? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SQAOW | A na ebukwa magị agbalụ ụmụaka ọsọ ha eme rachaa nya na-esighi esi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A5ASE | mechaa mmanya ahụ ugbu a! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
AUQR5 | Abụ m onye na-edozi isi, biko jikọọ m na Twita | igbo | female | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 22