audio audioduration (s) 0.6 19.7 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 1 275 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
0P5AF | Nna gị atara aṅara ahụ? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
MOVXD | Ọrịa ahụ ga-ebutere ya nkwarụ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
APKKI | Nne ụmụaka ahụ ga-ezi ha otu dị mma isi nwee mmekọrịta n'ebe ndị mmadụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9LF7Z | Osisi nkwụ ahụ dagidere n'elu ụlọ ha. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Ọ bụ jeneral ahụ gwara ndị amị ahụ ihe ha n'eme. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
HXYY4 | Ụlọ akwụkwọ sekọndrị nwere ọnụ ụlọ ọrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
S00US | Olee mgbe ọ malitere ịrịa ọbara mgbali elu? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KXPEC | Kedụ mgbe ndị Famasi ga-atụgharị uwe ha? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
X8QPZ | Ụfọdụ ndị zụrụ ọkwa ha azụ enweghị nguzosike n'omume ha | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
YRX6J | Ọ chọrọ ịgote udiri mmanya dị iche iche maka igba nkwụ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
7VZA8 | Ijiji ntị ike na-eso ozu ala n'ili. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
37X67 | Ụlọ akụ azụmaahịa na-enye ọtụtụ ọrụ ego. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Egwu na-ada ụda na ọkụ na-enwu maramara mejupụtara ụlọ oriri na ọṅụṅụ ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
CDJYB | Ndị nna nna anyị gosipụtara ejije ha n'obom | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
00KZS | Emere ka ọtụtụ ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ ṅụọ mmiri eji saa dị ha nwụrụ anwụ arụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | ụgbọelu ahụ ọ bịarutela? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ZEI91 | Nwanne m nwanyị kwuru ụgwọ ọnụ ụlọ nkwari akụ atọ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
ML4CP | Access bank bụ otu n'ime ụlọ akụ na-eto ngwa ngwa na Naịjirịa | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
SWXF8 | N’izu gara aga ka Ụkọchukwu nyere ya akwụkwọ nkuzi ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
HVFO6 | Ụmụaka na-enye áká ije ozi n'ezinaụlọ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
76A5J | N'ezie, onye nkụzi ga-enye ihe atụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
BJ2ZU | Anyị na-aga ụka iji fee ofufe na-ekpe ekpere dị ka obodo. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | Di na nwunye ahụ bịara mmemme ahụ n'oge | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
Y5NE0 | Anọghị m n'ebe nchere nke ụlọ ụgbọelu ahụ ụnyaahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
N0UP3 | arụbara bụ ọrịa na-efe efe | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8IGWH | ụlọ ikpe ga-enwe kwú nchekwa ma enwe ndị nchekwa zuru ezu | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
F20XV | ha ana-esi akwa ha? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PM3AB | Eze no n'ime ụlọ mgbe ahụ ana achọgarị ya ụnyaahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | ee, nwa ahụ si n’ezinụlọ Ndị Kraịst | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
FB1SH | Diktatọship kacha mma mgbe e nwere ọdachi. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
IAL0I | Bọọlụ bụ egwuregwu ama ama n'ụwa niile . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
02EVM | Ndị mmadụ n'otu n'otu nwere ike ịnwe ụgbọ elu | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
1G6L9 | onyeisi ụlọ a anyi bi anwụola | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
7AL3F | Nwata nwanyi ahu n'eji karọt esi osikapa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7AL3F | His father will sell his carbagges at ngwo emekuku next week | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O1P2J | Nwanne nna m na-ata vaịtamịn C. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
OPW23 | Olee ntụgharị ntụgharị kwa nkeji ụgbọ ala gị na-eru? | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
WK4SC | Ee, nna m bụ Igwe | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
4OVLR | Ị nwere ike nweta m chipúsí plantain ọzọ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
A4X9B | Ị ga-ezitara m akụkọ ahụ ị hụrụ n'Apụ ndị Deili Trọst? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ETNPN | Ada ọ tiwara akwa ahụ n'ime nuduls? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
DRX8A | A ga-ahapụ nwa Eze nke nwoke ahụ iyi uwe chiffon? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
6UMTT | A na-eji azụ a mịrị amị esị ofe, Abacha, ịkwadebe ma o bụ ngwakọta ndị ọzọ ma ọ bụ sie ya wee jee ozi n'onwe ya. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
BDYNU | Ana m aga ahịa ịzụta akwụkwọ onugbu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
06STD | Ee, enwere m narị naira abụọ na iri ise. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
B3U0N | Ada na-agba n'iro. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
ILLI9 | Ị nwetere ọrụ na sii pọọtụ ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
G8STG | Ee! Nwanne m nwanyị na-agụ akwụkwọ n'ime ime obodo mepere emepe. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
ML4CP | Comfort nwere ike ịkwọ ụgbọ ala | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
K9THM | Asake bu onye nwe egwu 'lonely at the top'. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1NOGF | Gaa tụọ vootu! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
08UR3 | Agwara m gị depụta akụkọ ifo ahụ! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HVFO6 | Ọ sịrị, zụta naanị otu bọọlụ! | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
O97O8 | Nna m anaghịzi a zụta akwụkwọ aṅara. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
INEP5 | A na-achụ onye zuru ori ansa n’ụlọakwụkwọ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
J71M6 | Unu gara mmiri Oguta ụnyaahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GKU1E | Ụlọ akwụkwọ praịmarị ga-adaba n'ụkpụrụ na-apụta na agụmakwụkwọ na teknụzụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8YTC9 | Mba! Amaghịkwa m nwanyị enu n'ike mgbe m dị na ikorobịa. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
UEBEN | Ndị ọrụugbo na-achọ ịrụ ụlọ tupu ha egoo ụgbọala | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BY7UW | Mba, anyị dị ndị dị otu narị na iri itoolu na ise. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
LDI0V | Ndị ọkà mmụta ahụike gwara anyị mkpa ọ dị onye ọbula inwe kilipa kne ya. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
5J4IR | Ọkada m na acha uhie | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TD8C8 | Ụlọ mkpọrọ ọbụla nwere ndị na-eche ụlọ mkpọrọ ahụ | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
SKZ28 | Mmiri kwụsịrị ịgba na labụ ndị Dipatmentị Bayọlọjị na Mahadum ha. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Onye nkuzi anyị agaghị abịa ụlọ akwụkwọ n' ụbọchị Tụzde ọ nara ikike n'aka onye isi ụlọ akwụkwọ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ZNY6F | Ahụghị m nwa ahụ na-eme isi ike | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
8ZDLC | Ihe karịrị puku na narị atọ na iri isii na ise mmadụ ga-anwụ ma ọgụ Biafra malite ọzọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
QQPNQ | Ji nwa ńnú bụ mgbọrọgwụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
FCMZ4 | O siri pasili ahu izu ụka gara aga | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
C7ICG | I nwere ncha ebe I na asa ahụ? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
CDJYB | A kwanyere ndị nze na ọzọ oke ugwu mgbe gboo | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SWXF8 | Bọb eletriki dị n'ụlọ m nwere agbá dị iche iche. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
OYVSJ | Ọ na-aracha ụdara | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ABL1R | Nna m ga traktọ ọhụrụ n'ọnwa na-abịa | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
4PNLT | Ụgbọelu na efetu na ọdụ ụgbọelu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2TL9F | Steeti ọ bụla na Naịjirịa nwere ụlọ ikpe. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
01H1G | A na-eji ọtụtụ akụkọ okpukpe kwado, kọwaa, ma ọ bụ kwado ụkpụrụ omume okpukpe | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
T4EC0 | Kedu k'esi akụ tomato? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BIA4G | Kedu mgbe a ga-arụcha ụlọ ụka anyị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Ụmụakwụkwọ sekọndịrị nwere íké isi n'ụlọ ha eje maọbụ biri n'ụlọakwụkwọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
8TI48 | Ada a mịrị azụ ahụ n'ọkụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1UVJZ | Nne nne m na-akọrọ m akụkọ n'abalị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Z373W | Kedụ ónyé bụ ónyé ịsị ụlọ akụ cbn? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
T4EC0 | Ị ma ka esi asụ Bekee? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ICYYT | Aga-ezukọ na be eze maka emume iri ji nke afọ a | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
CWCS0 | Uzo ojoo bu otu ihe iche aka mgba di na njem okporo uzo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
D55GF | Tebụl plastik na-amasị m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SYXKP | imi gị ọ gbara obara ụnyahụ? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
8UQSY | E ji iwe mebisie ụlọ ndị ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FZWOM | Ụfọdụ na-eme mmemme n'ama obodo | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
CA8HC | Ụmụ nwunye dị Nneoma na-emeso ya nke ọma. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ARCE1 | Adaoma ana eme mmekọrịta nwoke ma nke nwaanyị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HU0II | E kele ụfọdụ ndị okenye, ha a gọzie onye kelere ha. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Akụkọ Lomeo na Julet bụ ọtụtụ akụkọ ịhụnanya n' ewu ewu | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
CVPOW | M ga-azụta paadị̀ maka ịhụ nsọ nwa m nwaanyị | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
KFAO6 | O ji ihe mgbochi mmiri na-egbu egbu hichaa ọnya ahụ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
ML4CP | Ekwesịrị ịna edowe efere ndị na-a wa awa iche | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
J8PKR | Ọ naghị m amasị ịhụ ọchịcha n'ụlọ m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ABCD | Emeka na-achị ọchịchị n'ụzọ aka ike. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
GL22L | Eji achara arụ ụlọ aja ọpọtọpọtọ. | igbo | female | 30-over | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 5