Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
audio
audioduration (s)
0.42
21.8
speaker_id
stringlengths
5
5
text
stringlengths
3
265
language
stringclasses
1 value
gender
stringclasses
2 values
age_range
stringclasses
3 values
phase
stringclasses
2 values
K5504
Otu ndị na-akwagide ụlọ akwụkwọ sekọndịrị anyị n'ụzo ego nyere anyị otu nde narị.
igbo
male
18-29
phase 2
GPODZ
Kpọnyere anyị egwu n'ihe onyonyo ahụ
igbo
male
18-29
phase 1
M60J4
Ee, añụchaala m Kọflịñ ahụ
igbo
female
6-17
phase 1
VR1AE
Ee, ana m aga ememme Ahịajọkụ.
igbo
female
18-29
phase 1
CJ960
Ụlọ ndina bụ ebe anyị na edina ala zuo ike ma rahụ ụra
igbo
male
18-29
phase 1
UXKEG
Onye njikwa ụlọ akụ ọ ga-abịa ọrụ n'izu na-abịa?
igbo
male
30-over
phase 1
ES66L
Gọọmenti inye mmiri zuru oke nwere ike inye aka belata esemokwu mmiri
igbo
male
18-29
phase 1
505FY
Udidoagu na-emepụta webụ.
igbo
female
18-29
phase 2
P7MVH
Gịnị mere I jiri sịara m asi?
igbo
female
30-over
phase 2
CBWMX
Mba, aṅụ agbaghi m.
igbo
female
6-17
phase 1
E359W
Onye nduzi na-ekwu AKSHỌN ka ịmalite ime ihe.
igbo
female
18-29
phase 1
OYVSJ
Ndị na-abanye n'ụlọ oriri na nkwari ahụ bụ ndị ji ego.
igbo
female
30-over
phase 2
BA6HN
Agam enye nwa nwoke mbụ m aha Obinaya.
igbo
female
6-17
phase 1
9NXNL
Taa ọ bụ eke ukwu ka ọ bụ eke nta?
igbo
female
18-29
phase 1
KABQC
Anyị ga-eji rosemary ahu sie osikapa
igbo
female
18-29
phase 1
K5504
Biko, zụta ṅcha ma ị lọta ba
igbo
male
18-29
phase 2
N4I8F
Ị sị Nna gị anwụọla?
igbo
female
18-29
phase 1
W84IB
Mụ na ya biri n'otu ụlọ ma hiekwa n'otu ákwà
igbo
female
18-29
phase 1
LVQ0I
N'obodo mepere emepe, ọnụego ụgwọ ụlọ na-adị ọnụ nke ukwuu
igbo
male
18-29
phase 1
9UOWC
Ee, ụlọ a na-akpụ isi meghere ụnyahụ.
igbo
female
6-17
phase 1
PC2IS
E dugara Obi ebe a na-eleta ndị ahụ adịghị n'ụlọ akwụkwọ anyị.
igbo
male
6-17
phase 1
4XW86
Ahụrụ m enyi mụ nwoke na ngwa Twita
igbo
female
30-over
phase 1
EHZKW
Ọgwụ bụ ihe eji agwọ ọrịa.
igbo
male
18-29
phase 2
69A9S
Enwere ọtụtụ ụlọ ọrụ na mahadum.
igbo
female
18-29
phase 1
7USD5
Ahụrụ m mama ifeanyi ụnyaahụ ebe ọ na-aga ibe nwa ya ugwu.
igbo
female
18-29
phase 2
KTPZO
Ndi nkuzi no n'ụlọ ọrụ ha.
igbo
male
18-29
phase 1
JK1TH
Onye na-ese foto ga na-ejide mma Naijiria mgbe niile, na-egosi ọdịdị ala ya.
igbo
female
18-29
phase 1
RV94R
Kedu ihe otịta kachasị masị gi?
igbo
female
18-29
phase 1
06EMZ
Oké ọhia na-enye ndị ịndọstrị osisi.
igbo
male
18-29
phase 1
1CCU1
Ịyi ndụ egwu bụ arụ ịbuso obodo agha
igbo
female
18-29
phase 1
ENP75
A na-ahụta Yahoo Plus dị ka ajọ omume na-emetụta ọha mmadụ yana ọ na-adọta mkpọrọ ndụ
igbo
male
18-29
phase 1
V6609
Ọ ụnyaahụ ka Gaasị ahụ gwụrụ?
igbo
female
6-17
phase 1
HVFO6
Aga m enye gị sọketị áhụ̀.
igbo
female
6-17
phase 1
VH2YZ
Kedu mgbe o doziri ndị nche ụrọ ụnyahụ?
igbo
female
18-29
phase 2
83X9F
Ọ bụ ọrụ elektic injinia idozi nsogbu ọkụ eletrik
igbo
female
18-29
phase 1
WNCTZ
Onye na-agbanye ọgbatumtum m?
igbo
male
18-29
phase 1
OWQZR
A maara Shina Peters maka ngwakọta pụrụ iche nke Afribeat na egwu juju
igbo
male
30-over
phase 2
KEQZT
Ọ jụrụ ịkpọ aha nwoke tụrụ ya ime.
igbo
female
6-17
phase 1
0R99U
Aga m ere ọgbatumtum ochie nna m.
igbo
female
18-29
phase 1
E4XBU
Leftinant kọnel ahụ gwara ndị batalọn ya ka ha jikere iboso mba Nije kwụrụ owe ya agha.
igbo
female
18-29
phase 1
JYHHJ
Ótù onyenkuzi nọ n'ụlọakwụkwọ nwa m bụ onye Sista.
igbo
male
30-over
phase 1
P7MVH
Igwe eji agụ ego na agu ma na-ahazi na ụdị ego akwụkwọ nakwa mkpụrụ ego
igbo
female
30-over
phase 2
HG1PA
Kpọkọtanụ ndị egwuregwu bọọlụ ebe a
igbo
male
18-29
phase 1
CPY5L
M ga-ewe ndị omochi abụọ n'ọrụ maka nnọkọ ahụ
igbo
male
18-29
phase 1
2FLNZ
Ígwè na-ébè akwụkwọ chabiri Okechukwu mkpịsịaka atọ n'izu gara aga.
igbo
male
18-29
phase 1
N4MC7
ịkpụli ọnụ isi eluu ga-ewu ewu n'ọdịnihu.
igbo
female
18-29
phase 1
ELLP4
A na-ere mkpụrụ osisi beri n'ahia obodo gị?
igbo
male
18-29
phase 1
UBQHH
Ahụrụ m ndị na-esi nri ka ha na-esi ọkụkọ nduku kasiirọl maka oriri ahu
igbo
female
18-29
phase 1
UT4AV
Onye na-arọ onye karịrị ya anya, bụ nlele ka ọ na-elele ya
igbo
male
18-29
phase 1
H9XVU
Ndị ọrụ Komision na-anapụ ndị ọkwọ ụgbọ ala ego kwa ụbọchị
igbo
male
18-29
phase 1
TFM8P
Hapụ nwunye gị aka!
igbo
female
30-over
phase 2
6SDQD
Achịcha kacha amasị m bụ Makvitis
igbo
female
18-29
phase 1
NQ739
Agara m n'ụlọ ebe mbipụta akwụkwọ
igbo
male
18-29
phase 2
ICYYT
Anyị ga-eji ịsị ewụ na ọdụ efi wee sie pepe soupu.
igbo
male
18-29
phase 2
NQ739
Ee, afụrụ m ọja na mmemme ahụ
igbo
male
18-29
phase 2
Q80NJ
Ị ga-aga Umuahia n'afọ ọzọ?
igbo
female
18-29
phase 1
ICYYT
Udenna na-enwe mmegbu.
igbo
male
18-29
phase 2
G6INS
Nwanne m nwaanyị bụ onyeisi nwaanyị nke ụlọakwụkwọ ya.
igbo
female
18-29
phase 1
10UR9
A na-eme mkpọtụ maka onye nwụrụ anwụ tupu e lie ya n'ala Igbo
igbo
female
18-29
phase 1
LW0X2
Mba, abanyeghị m rola kosta n'ogige ntụrụndụ ahụ.
igbo
male
18-29
phase 1
OPW23
Enwere azu akwa na achịcha onti.
igbo
male
30-over
phase 2
ML4CP
Ada kwụrụ na ọ gaghị akwusi ịgba akwụna.
igbo
female
18-29
phase 2
F0YSL
Aga eghenwụ anụ esiri esi na ọkụ
igbo
male
18-29
phase 2
CCAXL
Obinna ji obere hama nwere isi okirikiri arụ ọrụ
igbo
female
30-over
phase 1
W5W9G
Kedụ ọsọ onye okwu ụgbọala ahụ ji wéré akwo ụgbọala?
igbo
male
30-over
phase 1
CXVLC
Yes, gardin pak na-enwe okoko dị iche iche
igbo
male
18-29
phase 1
CVPOW
Onye nche ọnụ ụzọ ámá gbara arụkwaghịm n’ihi na ụgwọ a na-akwụ ya dị nnọọ nta
igbo
female
18-29
phase 2
11ALF
Chinelo ghere tomato ọhụrụ o nwetara n'ahịa Terminus.
igbo
male
18-29
phase 1
SZTMK
Ekwụ Bekee mebiri emebi nwere ike ịgba ụlọ ọkụ.
igbo
male
18-29
phase 1
ESGB4
Ọkụkọ na ọbọgwụ na-eyi akwa.
igbo
female
30-over
phase 1
03XN5
Okoro kwuru na ya erighị nri n'ememme mmemme ọmụmụ enyi ya n'izu gara aga.
igbo
male
6-17
phase 1
79WX9
Ifeoma si na ọ ga-aga oliliozu nne Wizkid
igbo
male
18-29
phase 1
EW1KG
Ada ga-abụ onye nnọchi anya klas ọhụrụ anyị
igbo
female
30-over
phase 2
A7OTR
O nweghi onye na-ekpe ekpere ịnwụ ọsọ ọsọ.
igbo
male
18-29
phase 2
W2PQH
Ọ sịrị na aịskrim ahụ agwụla
igbo
male
18-29
phase 1
O9S6N
Egburu onye nta akụkọ ahụ na ndị ọrụ ya.
igbo
male
18-29
phase 2
NNQMB
Ha ga-ekwete ịfụ onwe ha kịta ma ọ bụrụ na ọ bụghị na Wasapụ
igbo
female
18-29
phase 1
F0YSL
Gaasị ahụ gwụrụ n'izu gara aga
igbo
male
18-29
phase 2
RSX9R
Ndị Naijiria ga-ahụ shege ma ọ bụrụ na agbagoro ego moto elu n'ọnwa Disemba a.
igbo
female
18-29
phase 2
W4QHU
Ụbọọchi oge ha gbachara akwukwo,
igbo
male
30-over
phase 1
7USD5
Ee, a ga m akuzi na ụlọ akwụkwọ praịmarị echi.
igbo
female
18-29
phase 2
NQ739
Ọ bụghị nna m meriri na ntụliaka ahụ
igbo
male
18-29
phase 2
G5VY1
Biko gwa onyeisi ọrụ ụnụ na aga m abịa nwere kalinda ahụ echi.
igbo
female
18-29
phase 1
H9MNH
A kpagburu nwanne m nwoke n'ụlọ akwụkwọ n'afọ gara aga.
igbo
male
18-29
phase 1
ICYYT
Kedụ ihe mere iji eme ihere?
igbo
male
18-29
phase 2
OYVSJ
Uchechi ga-esi Lọndọn lọta n'ụgbọelu
igbo
female
30-over
phase 2
5207B
Eze a ga-eji ákàrà ma emechaa?
igbo
female
18-29
phase 1
RS32R
Ị nwere mbazu igwe?
igbo
female
18-29
phase 1
OYVSJ
Narị asaa ewepuru narị isii na iri asatọ bụ iri abụọ.
igbo
female
30-over
phase 2
TXUOU
Kedụ onye ga-aga Alayi na mgbede?
igbo
male
18-29
phase 1
SYGDJ
Ụfọdụ ụlọ oriri na ọṅụṅụ na-enwe maikrowaavu
igbo
male
18-29
phase 1
FSY6R
Nweta ọnụ ụlọ n'ụlọ nkwari akụ nwere kpakpando maka ọnụnọ okomoko.
igbo
male
18-29
phase 1
OPW23
Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-eme mkpebi na gọọmentị.
igbo
male
30-over
phase 2
10UR9
Kpee ekpere nye chi nwanyị 'ala' maka ịgbaghara mmehie gị!
igbo
female
18-29
phase 1
ED9I6
Chima na-arụ na ụlọikpe nke ukwu nọ n'Enugwu.
igbo
female
30-over
phase 2
O9S6N
Nwanne nna m ga-azụta ụgbọ mmiri na-ebu ibu n’ọnwa na-abịa
igbo
male
18-29
phase 2
OYVSJ
Ị ga-eji aka dị ọcha bịa ikpe
igbo
female
30-over
phase 2
W3SLP
Fakọlti besik medịkal siayensis mere nleta ahụ ike n'efu n'ụbọchị emume ahụike ụwa.
igbo
female
18-29
phase 1
SSUFG
Ndị enyi m ga-akwado ọrụ ịnya ụgbọ ala m
igbo
male
18-29
phase 1
XABNJ
Onwere ihe mere ede, ede ji bee nwie
igbo
female
30-over
phase 1
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
Downloads last month
2