Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
audio
audioduration (s)
0.12
17.2
speaker_id
stringlengths
5
5
text
stringlengths
4
191
language
stringclasses
1 value
gender
stringclasses
2 values
age_range
stringclasses
3 values
phase
stringclasses
2 values
X2JPN
Ọ gwara anyị na- a na agba egbe, onye ọbuna ga-adịna na ala.
igbo
female
18-29
phase 1
7D0NT
Ụlọ ọrụ redio bụ ebe ana esi agbasa ozi n'ikuku.
igbo
female
18-29
phase 1
4CA1N
Adanna hụrụ óké nkume Ọlụmọ mgbe ọ gara Abokuta.
igbo
female
30-over
phase 1
RFEKZ
Kedu ụdị ụlọ dịgasị n'obodo ụnụ?
igbo
male
30-over
phase 1
7CSKK
Afọ ịma na-anọ naanị izu ụka iri anọ
igbo
female
6-17
phase 1
FOUH4
Ndị mmadụ na-enyocha ihe nkiri na akwụkwọ iji nyere anyị aka ikpebi ma anyị ga-achọ ịlete ha.
igbo
male
18-29
phase 1
WOI4N
Ogwu ṅomiri olu mmadụ n’ụzọ zuru oke, na-atọ onye nwe ya ụtọ.
igbo
male
6-17
phase 1
K5504
Odeakwụkwọ sekọndiri anyị kwuru na ụmụ akwụkwọ anyị adịghị ahịa akwụkwọ n'oge.
igbo
male
18-29
phase 2
0CBUU
Agbịrịgba nọ na-ele nwata ahụ anya.
igbo
male
18-29
phase 1
O9S6N
Anyị gara n'ọfịịsi bọsa I nata ihe onyinye anyị.
igbo
male
18-29
phase 2
VNLT9
Akpụ bụ nri mpaghara Naijiria.
igbo
male
18-29
phase 1
ZBOFI
Mba, ihe ọṅụṅụ na-esi ísì ụtọ agaghị adị ma emechaa.
igbo
female
6-17
phase 1
F0YSL
A makwaara mahadum dị ka ụlọ akwụkwọ kacha adị elu
igbo
male
18-29
phase 2
GVV0X
Ee, prịnsịpalụ ga-abịa ụlọ akwụkwọ echi.
igbo
male
30-over
phase 1
B151H
O kwuru, ịga esirila sụpágètị̀ na Tuzdee!
igbo
female
18-29
phase 1
VH2YZ
Ụfọdụ ụmụnwoke nwere mmasị n'ịkpụ isi mụrụmụrụ.
igbo
female
18-29
phase 2
CVPOW
Ibi úgwù bụ omume nnabata na-emekarị n'obodo ụfọdụ.
igbo
female
18-29
phase 2
0E2OH
A pịa kwala nwa mmadụ ụtarị maka na anyike na-aka mma na be onye nwe ya!
igbo
female
6-17
phase 1
2C6BG
Ị na-aga n'ụlo nga ahụ?
igbo
female
18-29
phase 1
G23EF
Usoro ọbara na-ebunye ihe na-edozi ahụ n'ime ahụ.
igbo
male
18-29
phase 1
A1WDS
Mmanya nkwọ sitere n'osisi nkwọ.
igbo
female
6-17
phase 1
Y53YP
Ndị mọnk ahụ raara ndụ ha niile jeere Chineke na ụmụ mmadụ ozi
igbo
female
30-over
phase 1
BASZ6
Ndị njem ejirila troli buru ibu ha.
igbo
female
6-17
phase 1
FOUH4
Mmadụ nile turu agwọ anyị hụrụ egwu.
igbo
male
18-29
phase 1
1HPTI
Okoro ga-azụta oji Igbo maka emume igbankwụ Nkeiru
igbo
male
6-17
phase 1
6AAVL
A maara erombubara maka nku ha mara mma.
igbo
male
18-29
phase 1
L4ZKH
Ọdịnaya chọrọ na-eme ka usoro ọdịnala na-aga n'ihu.
igbo
female
18-29
phase 1
EFC2S
anụ ọhịa zebra gụnyere ọdụm na agụ
igbo
female
18-29
phase 1
3WCXG
Ọ bụ dibia na-enye fentanyl.
igbo
female
18-29
phase 1
SWXF8
Ọ bụ ezinụlọ bụ ụlọmmụta mbụ nwatakịrị na-enwe na ndu
igbo
male
18-29
phase 2
N00TA
E nwere ụdị ahụhụ dị iche iche.
igbo
male
18-29
phase 1
2K0QQ
Ha ọ ga-ere achịcha taa?
igbo
female
18-29
phase 1
N32XM
Ọ gara íyí naanị ya
igbo
male
30-over
phase 1
37XAE
Ude na-ehe mmanụ ọpa o ji esi spaghetti
igbo
male
30-over
phase 1
UF37X
Rivers joy bụ ogige moto dị na Rivers steeti.
igbo
male
18-29
phase 1
1TOXF
Ị nwere ike ịzụta ya na ahịa.
igbo
female
30-over
phase 1
A7OTR
A na-emepụta ụlọ ahịa ejiji maka ndị ahịa nwere mmasị na ejiji na ụdị
igbo
male
18-29
phase 2
YRX6J
Ọ ga-azụta otu ụkwụ ọgbatumtum.
igbo
female
6-17
phase 1
Y5NE0
Mmemme Indipendens nke ọnwa na-abịa ga bụ n'ubọchị mbụ n'onwa Ọktoba.
igbo
female
18-29
phase 2
84651
Nna Chizoba ga-azụta anyụ mmiri n'ahịa echi.
igbo
female
18-29
phase 1
8UQSY
Teepụ na-enye ole ogologo ihe ha.
igbo
female
18-29
phase 1
ENP75
Agam eme kulukuli nye ụmụ na di m
igbo
male
18-29
phase 1
TD8C8
Agbọọ ịhụ ụmụ nwaanyị dị ime
igbo
male
30-over
phase 1
1KRWJ
Abụ m onye na-egwu mmiri kacha mma n'ụlọ akwụkwọ m
igbo
male
18-29
phase 1
70AU9
Ogige ntụrụndụ omenala na-eme ihe ngosi omenala na ngosi.
igbo
female
6-17
phase 1
EW1KG
Ebee ka ị bi n'obodo ahụ?
igbo
female
30-over
phase 2
KN26R
Ụmụ nwanyị nwere ọtụtụ aha.
igbo
male
6-17
phase 1
55GL7
Eé, amaara m nwoke ahụ.
igbo
female
6-17
phase 1
X0K70
Aga m akpọga onye agbataobi m n'ụlọ ndị agadi.
igbo
female
18-29
phase 1
7Q8IA
Nna m na-eji mmanụ eri ji.
igbo
female
18-29
phase 1
A7IUR
Abịa n'ihe omenala, ọ bụkwa nwoke na-agọ ọjị
igbo
female
30-over
phase 1
6O5LM
Na egwu egwu, egusi ahụ ga emebi
igbo
female
18-29
phase 1
2UIK7
Ofe ose katfish na-ewu ewu na ụlọ oriri na ọṅụṅụ ndị Nigeria.
igbo
female
18-29
phase 1
ZS2AL
nnukwu ụlọ dị ogologo ka a na-akpọ sikayiscrapa
igbo
male
18-29
phase 1
FGYOL
Ị ṅu mmanya ọcha n'amasị m
igbo
male
18-29
phase 1
EKLZE
Achọrọ m mgbatị ahụ ka m wee nwee ezigbo ahụike
igbo
female
18-29
phase 1
RSX9R
Yunifọm ụlọọrụ m bụ uwe ọcha ha trọza ojii
igbo
female
18-29
phase 2
VZ1DH
Ngozi mụrụ nwa n'abalị ụnyaahụ.
igbo
female
6-17
phase 1
ICYYT
Ndị na-amụ ọrụ ha so na-asa mmadụ isi?
igbo
male
18-29
phase 2
W82ES
Uwe elu kọset agaghị ekwe ka ị rie nri nkeọma.
igbo
female
30-over
phase 1
9ZZ7N
Nna nwe ụlọ na-enye umu ya ngozi
igbo
female
18-29
phase 1
NWC2C
Gaa na họlụ lekshure ugbua!
igbo
female
18-29
phase 1
TAYIQ
Agwara m gị ka ị ghara ikpọsa akwụkwọ nri ndị ahụ maka orịre ụnyaahụ!
igbo
female
18-29
phase 1
DB3P7
Mejo Ben ji obi ike duru ndị agha ya.
igbo
female
6-17
phase 1
LDI0V
Dị ya lụrụ ọtụtụ nwanyị
igbo
female
18-29
phase 2
U7GEU
Onye osiite ahụ buru ụzọ nye anyị mberikọ mkpụrụosisi dị iche iche tupu anyị erie nri
igbo
female
18-29
phase 1
9ZBP2
Ụmụaka ahụ emebiela igbe nchekwa ngwaọrụ ahụ.
igbo
male
18-29
phase 1
KTPZO
Ndi ndụmọdụ agụmakwụkwọ ụmụ akwụkwọ niile nọ na họọlụ.
igbo
male
18-29
phase 1
AKZ5Y
Itete n'ụra bụ imeghachi mmụọ mgbe ụra gasịrị.
igbo
female
30-over
phase 1
0BQY5
Drọmstik ọ na eghe azụ?
igbo
male
18-29
phase 1
A2Y39
Ọtụtụ n'ime ndị na-alụ nwaanyị ugbua aghọtaghị ihe bụ alụmdi na nwunye.
igbo
female
18-29
phase 1
XOHAB
Mmanụ ụgbọala dịzị oke ọnụ na Naịjirịa.
igbo
male
18-29
phase 1
ZZFYX
A gwara gị ka ị gaa ebe mmemme iri ji ọhụrụ!
igbo
male
18-29
phase 2
EVWXX
Mmekọahụ iri ahụ nwere ike imerụ ahụ ike.
igbo
male
18-29
phase 1
02EVM
Emeka bu nwa nwoke nzuzu.
igbo
male
6-17
phase 1
1G6L9
A ga-eji waya reclean rụọ ọrụ?
igbo
female
30-over
phase 2
DVMQ9
Onye nọ na nnukwu ụgbọ mmiri anaghị ahụ mmiri anya
igbo
male
18-29
phase 1
GK49K
O nyere m ofe ọkwụrụ
igbo
male
18-29
phase 1
DWOV4
O ji ofe akwụ eri osikapa ahụ.
igbo
male
18-29
phase 1
HLCBJ
Kolonialisim bụ ọchịchị mba iwakpo mba ọzọ ma na achị ha.
igbo
male
6-17
phase 1
U4LKT
Hed giel bụ onye isi klaasị nwanyị
igbo
female
18-29
phase 1
K1TFL
Eé, ọ bụ n'agha ka ọ nwụrụ.
igbo
female
18-29
phase 1
3QXZ8
Agwụgwa bụ emume aghọtaaza.
igbo
female
18-29
phase 1
7EFV7
Ị ga-eso m banye ụgbọ mmiri echi!
igbo
female
30-over
phase 1
8LNF1
Wasaapụ na-acha ndụ ndụ.
igbo
male
18-29
phase 1
JTVWO
Ndị prifekti n'ụlọ akwụkwọ sekọndịrị anyị nyefere ọkwa ha na Mọnde.
igbo
female
18-29
phase 1
EKKGL
Ụmụ enyi m gara ụlọ akwụkwọ praịmarị ahụ dị oke ọnụ na steeti Legọs
igbo
female
18-29
phase 1
GPY9O
Anyị gara ebe ahụ maka nnọkọ pati anyị
igbo
male
18-29
phase 1
CVPOW
Kedu ụdị biya ị ga-achọ ịṅụ?
igbo
female
18-29
phase 2
EHZKW
Nkwurịta okwu dị mkpa n'ụdị mmekọrịta ọ bụla.
igbo
male
18-29
phase 2
9JIE5
Etinyekwala nnukwu ose!
igbo
male
18-29
phase 1
R5UN5
Otu mkpụrụ osisi bụ usoro ebe onye ọrụ ugbo na-akụ naanị otu ụdị ihe ubi n'otu oge.
igbo
female
18-29
phase 1
2LLVU
hama m nyere ya ụnyaahụ fụrụ efụ
igbo
male
18-29
phase 1
K5504
Oge rụrụ ọrụ dịka onye weta na joịtị nri ngwa-ngwa a n'afọ gara aga.
igbo
male
18-29
phase 2
WWO7C
kesaa palliative ndị ahụ ugbu a!
igbo
male
18-29
phase 1
Y9SU8
Nne ya ga-ekwu, "si na soshial midia pụta"!
igbo
female
18-29
phase 1
WUV31
A na-ebipụta ihe n’akwụkwọ
igbo
male
18-29
phase 1
VH2YZ
Udara nwere nwa nnu, ma nwee nke nwa ose.
igbo
female
18-29
phase 2
SWXF8
Ụlọ akụ azụmahịa na-enye ndị ahịa ha ego ego.
igbo
male
18-29
phase 2
WMJ5D
Na Naijiria, ebubo ụgha bụ mpụ n'okpuru iwu
igbo
female
6-17
phase 1
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
Downloads last month
5