audio audioduration (s) 0.06 206 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 3 217 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
HCBXX | Ga luta nwaanyị! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1IBKW | Ee e, enweghị m kọntaktị nke onye na-elekọta ubi | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8KVF8 | Agara m wee hụ enyi m ụnyaahụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
P7MVH | Aga m eje ịgba nwa m ọgwụ mgbochi echi | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
QW2EO | Nna ya na nna m n'azọ ala. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Achọrọ m imuta asụsụ Frenchi. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
8F51R | Ụlọ akwụkwọ ahụ kacha mma mgbe Chukwudi bụ onye isi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Obinna ga-edebe ozi niile ka ihe nzuzo! | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
XQW6A | Ee, ha bụ ndị agbata obi na-eme mkpọtụ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
TFM8P | Ha nwere mkpụrụakwụ ndị a mepụta mmanụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
V5U23 | E nwere ike iji kọmputa maọbu ekwentị mee nkata vidiyo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
D5CI4 | Nneukwu Esta nwere nnukwu ụlọ ọrụ tupu ugbu a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FXJY5 | Ị gakwara gba ọgwo gi ụnyaahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GDYY7 | Ihu abụọ na-agụnye ime ka à ga-asị na ọ bụ ihe mmadụ na-abụghị. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
P0HDG | agụba merụrụ ya ahụ n'isi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
GKU1E | Ọnụ ụgbọ ala dịrị ala na ọnwa Jenụwarị karị ugbu a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Ọ bụ flevọ na-na-agụ egwụ? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
DWLZ8 | Nne ya na-azụta oroma n'ahịa Abakpa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
4CA1N | Ee, a sachara m ite ahụ nke ọma | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
64B0I | Ndị dọkịta bụ ndị ọrụ ahụike na-agwọ onye ọrịa | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
RSX9R | Mba, agaghị m n'ụlọ mkpọrọ n'ụtụtụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
KYIWI | chinelo na-arụ ọrụ ugbu a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LCZFY | Nkịta anyị na eri cukies | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
31NLE | Aga eme ya onye ọkàikpe oge na-adịghị anya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ICFNC | Ejila agụba gbuo ntutu m tupu . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8JPWT | Kemgbe nwunye nwanne m tụrụ ime, ọ na-eri ofe nsala mgbe niile. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Ebe ka ofisi onye isi ulo akwụkwọ dị? | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
ZSQ29 | N'ọdịnihu, ndanda ga-awakpo ebe nri, ga ebute nlekọta ụmụ ahụhụ na ezinụlọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | M ga-esi nri na izu ụka a | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
R6KN4 | Papa Emeka obiara? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
0ULY9 | Anyị na-eji ogologo mkpịsị aka tụọ anya. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
PI8SV | Ịmụtala ka e si akpa isi hagi? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Emeka bu onye otu nzuzo | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
SJQI3 | Osisi kashụụ ahụ ọ malitela ịmị mkpụrụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PPG3C | Dịkoda ahụ anaghị enweta mgbaàmà ọbụla. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Ìgwè latrik na-esi nri na-echekwa gaasi na kerozin. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
2ZU3C | Ego ole ka gaasi bụ ugbu a? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OPW23 | Komanda kwere kwa na ọ ga elebara okwu ahụ anya | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
7DB3P | Ụlọ anyị ùgbúà buzi ụlọ ala | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
IH8KP | Amụtara m abụ ọdịnaala abụọ | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
6J722 | Ọnụ ego ụgbọ njem nwere ike ịga n'ihu na-agbawanye na Naijiria. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
F0YSL | Aga na-eyi akwa ashebi ga-adi n'ọdịnihu | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
547Z9 | Ego dị na ogwu | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
O9S6N | Nbinyeaka nke Naịjiria bụ n'afọ anọ ọbụla. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
EA84R | A ga-eji ihe ndị nwere ọgụgụ isi rụọ soketi mgbidi, na-enye ohere maka njikwa anya na ịrụ ọrụ ike. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
4S2IH | a ga-emeghe ahịa Enugu taa? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
R6KN4 | Ihe dị okirikiri na-anata ọkụ electric bụ conduit. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
SG212 | Ee, Chidi na-emegbu m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1FAUY | Ee, ụlọ mkpọrọ Abakaliki juru na ndi nga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
RNFYN | Gịnị mèrè o ji atụ ọtụtụ ílú n’akụkọ ya? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
0ABEY | Ị ga-akpọrịrị nlekọta ndị ahịa nke ụlọ akụ! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | Ndị ụlọ oriri na ọṅụṅụ na-enwe ndị ozi nakwa ndị nhicha dị icheiche tinyere ndị nsacha | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
AX6F4 | Aga m eme mkpebi afọ ọhụrụ n'izu na-abịa | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
PA2C5 | Ee,Nsuká nwere ezigbo mmanụ aṅụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OPW23 | Taa m, obere nwamba edo edo. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
NF1RU | I nwere ụgba, I nwere ike inye m? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
2MKOM | A ga-ahụ Ngalaba botani na ngalaba nke sayensị ndu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
70AU9 | N'izu a na-abịa aba ga-enwe carnival nke mbụ ya. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
L4ZKH | Gọọmenti Steeti Legọọsụ zụtara ọtụtụ ụgbọ mmiri bunye ndị Nevi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O0DJ5 | Aga m ahụ ndị nlereanya ahụ n'ebe a na-aṅụ mmanya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Na nso nso a ọtụtụ ekwentị bụ ikuku. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
64B0I | Kedu mgbe ị ga-amụta ka esi ekwu okwu nke ọma? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
FTU98 | Ketchup ga-emerụ ihe ọcha gị ma awụsa ya na ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
U2OOZ | Nne m gbara nna m alụkwaghịm n'afọ gara aga | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7YCBY | Onye isi ụlọ akwụkwọ na-anọ n'ụlọ ọrụ onye isi ụlo akwụkwọ | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
R6KN4 | Ụlọakwụkwọ praịmarị nwere ọnụụzọama na-enwe onye nche na ya. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Q27ZJ | Iwe were Chidera mgbe ọ chọpụtara na nne ya bere ya ùgwù. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
2M1L6 | Kọmpini ya nyere ya leta ọchụchụ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
7USD5 | Gaa kpaa isi gị ugbu a! | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
TFM8P | Emeka ga-egbutu ukwu jioko n'azụ ya ụlọ taa. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
4YVW7 | A kparịla nna m! | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
9ABCD | Mkpụrụ osisi juputere na vitaminu, minarl na fiba. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
L4RUH | M wee sị emetụla akpa m aka! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
YDV3R | Akụkọ ifo na-egosipụta ndụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2RSHR | I nọdụ ọdụ ọtụtụ oge kpaa ịsị anaghị ekwe m | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
HX0JE | Jide onye ohi ahu! | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
3HJUZ | Gosi m akwụkwọ unu depụtara ọnụ ego nri ndị a | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KDU8Q | M ga-etinye ihe ntụrụndụ na ntutu isi m n'abalị a | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
0JWJD | Ọntu nwere ike ịbụ nwanne nna nke nwanyị ma ọ bụ nwanne nne nke nwanyị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
XW4WJ | A gwara gị ka ị dọba ọgba tum tum ahụ ebe a! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
DTA8U | Nne m ji ngaji kupụta nri ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OPW23 | Chinedu ekweghi ka anyi ghọta mango n'ụlọ ha. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
R6KN4 | Onye yahu-yahu a na-enyoenyo gburu enyi ya nwaanyì na Pọtakọtụ n'áfọ̀ a, 2023. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ICYYT | Ude ji uwe di ya bịa mmemme | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
A7OTR | Sushi bụ nri omenala Japanese | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
K5504 | Ụkwụ oroma na amị ọtụtụ ụmụ n'otu oge | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
N20LS | Mgbọrọgwụ na mkpa akwụkwọ ahụ bụ nke m | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
AGEOW | Nwatakịrị nwanyị ahụ na-efu efu n'izu gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2SOML | Aga m aga obodo m iweta akwụkwọ shawashọpụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
XXUWO | Dọkịta ahụ kwuru na ọ ga na-aṅụ mmiri moringa kwa ụbọchị maka ọbara mgbali elu ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
02EVM | Ha nyere ndị ọgọ ha aṅara | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
RZHHA | Batruum niile na-enwe sịnkị ebe a na-akwọ aka | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
AQ5PV | Ahụghị m ebe a na-ere akwụkwọ nri n'ahịa Ọnịcha | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
UT1BG | Ụmụnne Emeka ga-anọ n'ọnụ ụlọ niile dị n'ụlọ ezumike ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KOFKN | Ee, aga m achọtara gị di | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OK5G7 | Amaghị m, o nwere ike ịzụtara m unere echi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
J5EHI | Ụmụ akwụkwọ bụ ụmụ akwụkwọ nọ n'ụlọ akwụkwọ praịmarị | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
5YEWI | Mba, ha agaghị eresi gị akwụkwọ ụkazị n'ahịa ahụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
DNCVK | Ịkwa akwa so n'ejiji. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A9CQM | Ị ga-achọ baro ị ga-eji bụgara ya graniti? | igbo | female | 30-over | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 11