audio audioduration (s) 0.18 24.7 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 5 281 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
ICYYT | anyị ga-eje ihụ ọgọ anyị echi | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
J6BEX | Papa m bụ onye ọchịagha ndị agha na-egbuke egbuke | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
9ZEXO | Onwere ike ịdị n'ụdị ihe akpụrụ akpụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Agụogbu na-agba ezigbo ọsọ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
OPW23 | ee, anyi nwere tebul oru ohuru | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
37XAE | Uche bụ ezigbo nwa | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
OV5FN | Ọnụ ahịa ọ dịkwa otu n'ahịa mba ụwa nke Abakiliki? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3K354 | Ọ́kà ka a ga-eji mee àkàmụ̀ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
HOSGZ | Ee, Emeka toro m. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ICFNC | Mụ na ụmụ akwụkwọ praịmarị m ezukọọla na soshaal midia. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y4KZ9 | ụgbọ ala ga-agba onwe ya otu ụbọchị na Naijiria | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5KC0I | Ụfọdụ ndị òtù ukwe n'ụlọ ụka nwere ejiji njirimara ha. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MRSCS | Nwaanyị ahụ na-eji naanị azụ̀ ọkpọọ na mmanụ nri esi osikapa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SLIN9 | Ama m hóteélụ̀ kachasị na Imo steeti | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8OPAS | Onye na-ahụ maka nruzi ụgbọelu ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KFOQ7 | Alụmdi omenala bụ iwu na obodo Naijiria | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
701VG | Ee, osote onye isi ala ga-emeghe n'elekere abụọ nke abalị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5VGPX | Anyị kụrụ ọka n'afọ gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MS0XG | Ole ka Ihu nri n'oku si eme ka nri dị ụtọ sitere na abụba na ihe ọṅụṅụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SZTMK | Ọ dika igaghi edecha egwu a edecha. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
U7GEU | Sụọ bekee! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JR13M | Ụmụ m sịrị nri dị ụtọ n'ehihie a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Gaa na-anakọta hostel igodo si dormitory isi! | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
A7KZA | Ụmụ nwoke na-egosipụta atughị egwu n'ihu ihe egwù. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
4HXLA | Nna m na-ere televishọn n'ahịa Aba | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ABL1R | Nna m bụ onye Ọzọ | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
FPCO8 | A ga-eziga webils ozugbo na ogige ụgbọala site ugbu a gawa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
JHTQF | Ndị ọrụ mberede n'enye aka ịzọputa ndị mmadụ ma enwee ọdachi ọbụla n'ọdọ ụgbọelu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KVT3N | Madamụ mụ ga-eji akupe kuo n'isi ahụ asara asa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
P7F2Y | Amadiọha kpee gị ikpe, ọ ga-eji amụma gbuo gị maọbụ igwe aṅụ ebuso gị agha | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Emere ka diọkpara kpụọ ntutu isi nne ya tupu akwa ozu | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
AU0N8 | Ebere na-arụ ọrụ n'ụlọ mkpọrọ mepere emepe dị n'Abuja. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8XHX3 | Ana-eme baptiizim maka ịsachapụ njọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
TBT1N | I chọrọ ịkpa isi afuro? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ENP75 | Ekpebiri m izụlite ụmụ m n'ịkwụba aka há ọ̀tọ́ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SJQI3 | Kwụsị ime mkpọtụ n'ụlọ nzukọ ọmụmụ ihe! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7MK0D | Tinubu agaghị eme ya na ndụ a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GPY9O | N'ọdịnihu ndị nwoke niile ga-ete ihe na mbọ aka | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
WIHUB | Gọọmentị ga-ebubata akpụkpọ ụkwụ ọhụrụ maka ndi ọha mmadụ n'afọ ọzọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KNDCK | Ị degarala onye njikwa ụlọ akụ akwụkwọ ozi ahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
E9WD1 | Mmiri ahụ na-apụtazi ozigbo. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
DWLZ8 | Ee, ọ ga-etinye ńnú na nri ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CWDVI | Amaghị m ihe mere nwata ahụ ji na-ebe akwa mgbe niile. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Anyị dị naanị iri na otu gbara bọọlụ ụnyaahụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
HHAK3 | Ilu ụnyahụ na-agbawa ụbụrụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XJQE5 | Onye isi okaịkpe Naijiria ụgbụa bu okaịkpe Olukayade Ariwoola | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
7USD5 | Enwe anyị hụrụ riri unene anyị nyere ya. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
H9XVU | Kọleji agumakwukwo nkụzị ga-enye nzere Nashọnal Sertifiket nke Edukeshọn. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
79WX9 | Ị ga-afu udiri oche dị iche iche ma ịbanye bedruum mụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
4FS0G | Nwanne nna m bụ onye amị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Agam ese foto ulo onye isi ala echi . | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
84651 | Nneka ọ nyere gị anụ torotoro mgbe ị gara ụlọ ya? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HG1PA | Ana-esite n'omenala ndị Igbo amata ka ha si ebi ndụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
HX0JE | Ụmụ akwụkwọ ga-amụ ihe ọhụrụ echi? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
Y2JBO | Si n'ụka pụta, achọrọ m ihicha ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ABCD | Ị cheere ya tupu ịchọ mma ebido? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ZN8WE | Echi dị ime. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
NTKT8 | Aga m achọta onye ga na-asa ụlọ mkposhi na ụlọ ịsa ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
505FY | Tijani bụ aha onye ọkụ bọọlụ ahụ gbajiri ụkwụ n'àfọ́ gaara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
HL54K | Mmadụ e nwere ike ịkụ tangerine n'ụlọ | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
O9S6N | Oghere obodo ahụ ga-ejupụta n'echi ya | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
PS9DH | Akwadoghị m otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị ọbụla nhọpụta ikpeazụ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
4VSGF | Ma nwoke ma nwaanyị nwere ike ịbụ ọkàiwu na Naịjirịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5KC0I | Abazie mere na ihe arụ n'izu gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
08BB7 | gorilla si n'osisi vine fega n'osisi vine | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RSX9R | Nna m gwara anyị ka anyị na ndị bi na geto na-akpakọrịta | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
SUVR8 | Ụdị ịkpụ ntutu Afro mara mma | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3559D | Ndị ọrụ eletrik na-eji playa achabi waya eletrik ndị ji ụgwọ ọ́kụ́. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
QZD4O | Introdọkshọn ya bụ echi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | A kpụrụru Ekene maka i nyere na Ị zobe onye ekperima | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
CSL59 | Ngwongwo dị mma nwere ike ibelata ike ọgwụgwụ ma melite nlebara anya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OJS2Y | Mba, anaghị m aṅụ ọgwụ ahihia. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
66GAN | A na-atụ aro ndị na-amụ amụ iyi uwe nchekwa tupu ha abanye n'ọdọ mmiri | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
YRX6J | Ọga etinye ọkụ n'ebe ndi ọbịa na-anọ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
OPW23 | M kwuru, kwụsị ịgba egwu! | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
R35J2 | Aha otutu nne m bụ Asa meets. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PVAXJ | Ngalaba lingwistiks na-amụ ihe banyere asụsụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SSUFG | Nwoke ga-akwụ ụgwọ isi nwunye ya tupu ọ kpọrọ ya laa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SFJR9 | Uju na nwa ya bara ụgbọelu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Anyị ga eje n'ụlọikpe echi, ka anyị nụ maka okwu ahụ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
TLTVN | Ị chọrọ ịkpụ ísí? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | Eji ịgbọ ụja mara nkịta. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
JQV1S | Ee, eweghachila m hama m gbaziri. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
10NEY | Utọ ofe banga na eba na amasị Linda | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Anyi ji wịlbaro buo ngwa orụ ndi a niile | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
37XAE | Ude na-eme aka abụọ | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
8TI48 | Ụmụaka na-aga n'ụlọakwụkwọ bido na Mọnde ruo na Tuuzde | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HKUVT | Ndi firilansasi bụ ọkachamara na-arụ ọrụ onwe ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ILH1L | Ha mere mkpọtụ ofụma bịakwa mee nke ndị bekee na-akpọ kampeen | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | Anọ m n'ihu ụlọ ọrụ ọkaiwu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
O756L | Enwere ndị prọfesọ na mahadum. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
SUCT9 | Amaghịzi m ihe m kwenyere n'ezie. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
U35VX | Ntutu isi ya toro nnukwu ogologo. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
9B6H2 | Onye bịara nleta n'ụlọ ndị nara ezumike nka? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
OPW23 | Nne ya kpọtara ha ka e bie ha úgwù | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
OWQZR | Ụlọ ịsa ahụ dị nnukwu mpka n'ụlọ ọbụla | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
NKS72 | A na-agụ ya bido n'elementịrị nke mbụ ruo na nke isii. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OBBC6 | E nwere ahụhụ ndị na-efe efe na ndị na-arị arị | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
J5ZY5 | O meriri egwuregwu ahụ, nye ya ihe nrite ya! | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
XN0XH | Gịnị ka ụmụ nna kpebiri n'ala ahụ? | igbo | female | 30-over | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 8