audio audioduration (s) 0.78 24.3 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 1 275 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
O9S6N | Egwu Mamman shata na egosiputa omenala ndi hausa | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
0ZYSX | Ada ga-abịa hụ m na fakọọti bayọlọjikaa sayensị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
YRX6J | Ọ gara na ministri na-ahụ maka ọrụ iji kwupụta atụmatụ iwu ụlọ ya | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
64B0I | E boro ya ọtụtụ ebubo maka igbu nwunye ya. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
D2NWB | Ọtanetọ na-enye aka achaji batri ụgbọala. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FVAAV | Ụmụ nwoke abụọ ahụ nọ na-egwu egwuregwu teenis n'ebe ndobe anụọhịa Yankari | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y2Q2Y | Aga m ewu tebụl iji kpọsa ma hazie mkpụrụ osisi n'ụlọ ahịa m. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
WIHUB | GRA bụ maka ndị ọgaranya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Erubeghi m afọ imepe akaụntụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
37ZOU | Nna m jụrụ iri nri ahụ maka na-eji anụ ezi sie ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
K22DY | Ụlọ ọrụ entataịnmentị agala n'ihu na Naịjirịa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
GUA4K | Emeka na-akwanyere nwunye ya ugwu. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
8M741 | Chịsụlụ áhụ̀ dara n'ala. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
9GY9F | Amanda gara ụlọ nlekọta ndị ahụ na-adịghị n'ihi afọ ọsịsa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ML2YQ | Onuogugu no tupu puku abuo na iri ise na asaa bụ puku abuo na iri ise na isii. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
TTZXY | Aga m aga ụlọ mbipụta ahụ ile ma ebipụtala akwụkwọ m. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RSX9R | Mụ na ndị enyi m ga-aga Tigana họtelu ikpori ndụ anyị. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
A9CQM | Ị ga-aga ebe mmọnwụ na-agba? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OI4OJ | Enwere ike iji akwa ghee onye onyoghonyo | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
QKC6K | A ga-echekwa ma kesaa akụkọ ọdịnala site na nyiwe dijitalụ, na-erute ndị na-ege ntị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EYVIF | E nyere ndị ọbịa ahụ osikapa na ofe banga | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
876OP | Ọ kọwara na ọgwụ pikanu mere ka ụra tụọ ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Ụfọdụ mgbe, nwaanyị mụrụ nwa na-abụ nwa ọ mụrụ aha site n'ahụmahụ mgbe ọ na-amụ nwa. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
SWXF8 | Ndịgbo na-eme iri ji otu ugboro n'afọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
SZVC4 | N'ime ọnwu ga-egbu dibịa anya ya adighị ahụ mmụọ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
P7MVH | Ịnglandi a bụ mba ọchịchị gọọmenti nke ígwè maọbụ eze nwaanyị? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
1TSKM | Leftanantu bụ onye ọfisa nke nta nwere ị́ké idu otu platuun. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
LVS6V | Eze obodo ahụ ga-aritu maọbụrụ na ihe ekwuru bụ eziokwu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
S45GS | Eji iheibummadụ bubata Nneka n'ụlọ ọgwụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1NLEN | Ụmụ akwụkwọ na-egwu egwu n'ebe egwuregwu tebụl teenis | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Nye m nri ewu ndị ahụ, ka Mama Udoka kwuru. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
OWQZR | Ọkpa mimi bụ ọrịa ọkpụkpụ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
6UXNA | Ebee ka ihe arụ ahụ mere. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | Ọ ga-azụta Aifonu n'izu na-abịa. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
F0YSL | Aga m ewere skeleton wuruwuru m ụlọ nyocha bayoloji | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
O9S6N | A ga-eji osi ite gasi naanị mgbe enwere mmanu gasi na cilinda | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
64B0I | Ejidere Obere ka ọ na-aracha magị. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
OPW23 | Ee, agafere ozi ahụ ụnyaahụ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
NCKN5 | Onye ji ruuru ụzọ abụọ na-egwurucha ha dum. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
H9MNH | Ndị ọgbọ nwata ahụ na-amanye ya ka o zuo ohi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
89F35 | Aga m ahọta okwuchi kalama narị ise na iri atọ m ga-eji rụpụta ihe | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
505FY | Onye ọ bụla nwere ike iji Bitikoin zụọ ahịa? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
8CPQ7 | Ji asụrụ asụ ga abụzi akụkọ ochie, ebe mmadụ ụfọdụ enweghịzi mmasị isu ya | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
TIEKF | nne m gwara nwanne m nwanyi ka o na-esiri anyi nri mgbe niile | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
OPW23 | mkpebi esemokwu ga-acho nkwurita okwu na nghota | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
9KPG9 | Ụgbọ ala nwere ụkwụ anọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
VNZHX | Kedụ onye njikwa ụlọ ahịa a? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
67X64 | E nwere ụdiri ọchịchị dị iche iche | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
J0HNF | Onweghi mpaghara ma ọ bụ akuku uwa mmadụ ọbụla ga-anọ taa ka ozi ghara iru ya aka ozugbo ozugbo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3HJUZ | Ọ sịrị na mkpịsịodee ya anaghị ede nke ọma | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R9ZDY | After building, painting follows | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3LDZ1 | Ụlọ ọrụ redio anaghị arụ ọrụ kemgbe ụnyaahụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
HIL31 | Ndị nkụzi ụlọakwụkwọ mahadum bụcha ndị jere mahadum | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
8OPAS | Onye nyeere gị aka ichikọ akwụkwọ akụkọ I bipụtara? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9HHZP | Aga m e ji wịlbaro bụgara ya akpa mmiri iri ọ zụrụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XJQE5 | Ịrụ mgbede bụ omenala n'eri ego | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
1G6L9 | Biko tinye aha gị n'ebe nnabata mgbe ị rutere na họtelu | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
K3F8C | Ee, nwunye m mụrụ ejima. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
P7MVH | Eji m laptọọpụ m aru ọrụ n'elu tebụl ime ụlọ ọrụ m ahụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
9S599 | Ana m akwọ aka na sịịnkị | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
9ESSZ | Anyị na-aga ihe nkiri egwu Pọlsin Kalụ Uchechukwu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | Panadọlụ m ṅụrụ ụnyaahụ kwụsịrị isi ọwụwa ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
SUCT9 | Ndị ụka a na-adị ọcha mgbe niile. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Mba, amaghị m ihe ọbụla gbasara kripto | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ML4CP | ị na-eghe achịcha ugbu a? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
B9IEX | Nwa nkwụkwụ bụ nwata sitere na mmekọrịta nne na nna gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AZPB5 | Gosi m ofiisi onyeísí Mahadum! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Nwunye ọhụrụ ahu gbara egwu n'ihu ndị ọbịa | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ED9I6 | Vaịtamịn C agwụchaala? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
8RH33 | Nwaanyi na-akwara ndị nọọsụ uwe ha bi n'akụkụ ụlọ anyị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7MK0D | Ọtụtụ ndị mmadụ ga-etinye ego n'ụlọ nlekọta ụmụaka dịka isi iyi nke ego n'ọdịnihu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ZBP2 | Omume ire ohuu ga-abụ ihe a kwụsịrị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LH5MO | A ga-eme emume ịhọpụta aha Uchechi n'izu na-abịa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Ee, nnukwu mma ahu dị nkọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
YDV3R | Idozi oriọna ọkụ dị mfe. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Q9M1S | Ị chọrọ isi nri, ị ga-ebu ụzọ tinye ọkụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PNKXJ | E nwere nnukwu flawa dị iche iche. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
2M1L6 | Ị ga-akpọ ọkàiwụ gị ka o kpee ikpe ahụ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
9AK19 | Iyi uwe njirimara na-akwalite ịdị n'usoro. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Ị na-azụtara ụmụaka snaakị ndị a? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
9AOV8 | Ndị nhicha ehichabeghị ụlọ mmụta anyi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Ọ na-arị ugwu? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
OWQZR | Ọ ga anochi anya anyi na ịgba ọsọ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
O9S6N | Mgbe ị rutere ebe ahụ, rịọ maka Mr John onye njikwa ha. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
7SF63 | E, mbe bú ézè akụkọ ifo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Ọgwụ na-agwọ obirinajọcha ka ga-apụta. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
57MAX | Ụmụ akwụkwọ mahadum ana ama akwụkwọ nke ukwuu? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
L3KXL | Krafish ahụ agwụgo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
IFR8X | Ọbụbụenyi mụ na Amaka dabere na uru | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
JCTFC | Ndo ahụ dị mma maka ịnọdụ ala | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OXN5B | Nne m bụ onye nkụzi asụsụ bekee. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
N2PE1 | I kọrọ onugbu? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Obi ji sardinu e si noodules | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
K5504 | Ndị ụlọ akwụkwọ meriri n'asọmpi bọọlụ ha gara ụnyaahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
JRT2I | Ngwá, nye m oche ahụ! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | O mere ihe ọṅụṅụ painiapulu n'ehihie taa mgbe o si ụlọ akwụkwọ lọta. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
6PTO8 | O gbara egwusi ahụ n'anwụ nke ọma? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ITRHZ | Eeh, anyi ka no na ọdụ ụgbọ enu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ICE8S | Aga m agwa Ada ka ọ chụpụ ya! | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
ZDFYL | Mama Emeka na nwunye di ya siri di ha na ndị enyi ya nri n'ụtụtụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 11