audio audio | speaker_id string | text string | language string | gender string | age_range string | phase string |
|---|---|---|---|---|---|---|
O9S6N | emela tie mkpu n’olu dara ụda mgbe e biri ya úgwù | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
SWXF8 | Eze obodo ahụ anaghị enyere ndị mmadụ aka. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
IEDP5 | Ị nwere adreesị nke onye nlekọta gara aga? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Kedụ ihe iji zụta ọgwụ taifoidu? | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
U65XE | Ọzụtara ntu ndị ahụ kamgbe | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | Enyeghị m ụmụaka ahụ mmanya nkwụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
D7ZGT | Ndị na-akwa ọnwụ na-enwe yunịfọm. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
0R99U | Ndị uwe ojii jidere onye ọkwọ ụgbọala ahụ maka ọ nweghị breeki. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | A na-aṅụ ọgwụ ịbuprofin maka ahụ mgbu | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
TFM8P | Nwoke ahụ kụziiri nwa ya ka ọ na-ekpe ekpere ugboro isii kwa ụbọchị | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
67NCL | I g'anwụriri parasịtamọl! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ES66L | Gọvanọ Rochas Okorocha ga-abịa njem nleta n'okporoụzọ Orlu taa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3RSBA | Ákwà ụlọ ọgwụ bụ maka ndị na-arịa ọrịa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
COI54 | Anọ m na ngalaba nke Humanities. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y2Q2Y | A ga m esi peteto echi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
AHY8J | ụmụ nwanyị bụ arịa ndị na-esighị ike. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
C3JUY | Ọ bụghị naanị mmanụ ala ka Naịjirịa nwere. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FBJBF | Ee, ugo ahụ ga-efega n’ugwu. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
A7OTR | A ga-etinye ihe na-ahụ maka ikuku n'ọfịs niile na-amalite echi | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
5EFYR | Aga n akwaju butiiki m uwe ọhụrụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
02EVM | Pita Obi bịara mee kampain na Jọsụ ụnyaahụ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
YLZ08 | Emeka na ụmụ nwaanyị ise kwara iko ụnyaahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ART1T | Nne ya ga-azụta akwa ụlọ akwụkwọ ọhụrụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WIHUB | A na-eji draya ntutu aṅakọ ntutu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KVI93 | A zụtara m mgbakwunye ntutu isi maka udiri isi ọkpụkpa bọks ahu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P64X7 | Kedu aha oshimiri dị na Naijiria? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
J7203 | Ugboro ole ka mmadụ ga-anwụdi n'ezinụlọ a? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
6JW5K | Mba, ehi anaghi eri anu. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
BPZ54 | Ekwetere na, ambulance mebie ugboro ugboro, na ozu ahụ achọrọ ka enie ya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
WSAUT | Kedu mgbe ị ga-ete ntutu gị rịlaxa? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Osikapa dị oke ọnụ ala na Abakiliki | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
DVMQ9 | ị ga-akwụ ụgwọ isi nwanyị tụpụ gị na ya ebiri | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
9KPG9 | Gịnị kpatara na ị gaghị anọ n'ememe ọmụmụ nwa gị? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
YMMFT | Aga m aga n'ụlọ oriri na ọṅụṅụ ahụ weta akpa m | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7D0NT | Ị tinye taịlu ga-eme ka ala ụlọ na-amị amị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TQ837 | Ee, ha ga-agbaba n'obodo ebe e nwere ọchịchị onye kwuo uche ya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Pedalu igwe ya gbajiri ụnyaahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
TFM8P | Ị ga-agbanwe dọla gị echi? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
N1EV6 | Ụlọ nke uche bụ maka ndị nwere nsogbu uche | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | Ndị Kraịst na-efe ofufe na chọọchị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
1VZ3T | Ndị nche na-anọ na nnukwu ụlọ ahịa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NZ61G | Agwala m akụkọ ifo echi! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OYVSJ | Oriakụ Ada ga-abia ebe m na-eme taa | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
DD9NE | Enweghị nhatanha dịgidere n'akụkọ ihe mere eme niile, na-amachi ohere yana na-aga n'ihu n'usoro ọha mmadụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
Y2JBO | Ị nwere ụgbọ ala? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
0P21F | Achọrọ m ịṅụ akụkọ gbasara onye isi ala echi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Iwu bụ na-aga arụ anụ efi ahụ na ọkụ! | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
SWXF8 | Onye ọkaiwu ahụ na-ekwuchitere nne m n'ụlọikpe. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
LVS6V | Onweghi onye ga-abụ onye Chukwu gọziri ọnụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KYQ7N | Aga m enyocha n'ụtụtụ echi, ekele. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Igwe ikuku elu ụlọ na-ekesa ikuku. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
1SLXN | Ee, nwanyị dị ime nwere ike iri abacha. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8XHX3 | Iji ogbo onye ọzọ saa ahụ nyere ya ọkọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Ndị okenye ga-abịa mmemme ahụ ịgọọrọ mmadụ niile ọfọ ogologo ndụ na-arụ isi ike. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
CWS14 | Chizọtaram zụtara ụgbọ ala n'izu ụka gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OV5FN | Ị na-abanye n'ụlọ iru mgbede? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Ihuu ga-esi n'obodo butere m koko n'izu na-abịa. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ER20M | Onye ga-akwụsị na nkwụsị bọs na-esote? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8NC6E | O setara ihe enyi m nwanyị na-eme ma ọ maghị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | Anaghị m aṅụ ọgwụ ịba ahụ, ọ dị oke ilu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
J6BEX | A ga-akwalite nwanne mama m n'ọkwá nke onye ọchịagha n'oge na-adịghị anya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RO03P | Ha akwọbiri m osisi ndị ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ABCD | ị na-aga ụlọ arụsị mgbe ị nọ na mkpa? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
F0YSL | Mba, eyirọm uwe ọcha maka akwamozu ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ICYYT | Onye a bụ onowu obodo anyị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
GUA4K | Emeka chọrọ ịgụ akwụkwọ banyere ọlụ ndi dọkịta na mahadum Naijiria. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
LVQ0I | Politeknik Steeti Imo ga-enwe họọlụ ihe ọmụmụ ọhụrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RZHHA | Mmiri zoro na izu gara aga emebiri gbam gbam ụlọ akịrịka ahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
09NSU | Kedu ihe ga-abụ ọrụ ofe Ewedu? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
VH2YZ | Nọọsụ ga-etinyere m ọgwụ bicomplex na drip ahụ iji dajụọ ya. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
MZ12E | Windo anyi tinyere bu nke alụ alumaco | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
X5ZKZ | Nna ya kwuru na ha ga-azụta mmanụ ụgbọala na mgbede | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8FC3I | Ụlọ ọgwụ na-enye nyocha maka ọrịa shuga n'efu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Geti paasị bụ akwụkwọ a na- enye ndị bu ụgbọala bịa mmemme maka nchekwa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
4506V | Ee, mmekọahụ iri ahụ adịghị mma maka ndị na-eto eto | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | O nwere ọrịa kansa ara | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
NQ739 | Ị na-ekuga nwa gị ebe a ga-ebe ya ugwu? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
O5PFH | juice ole ka ị ga-ewere Ike ịnuchala? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ILH1L | Ana eme nnyocha na Kemịstịrị laabụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
TFM8P | A kụrụ m mkpụrụ tomato na ala a n'afọ a, a gá m akụ aṅara n'afọ ọzọ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
LDI0V | Eji m ihe ịchọ mma ntutu mara mma nke pinki maka nwa m nwaanyị. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
Z3EST | gaa kpaa nkata ahu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JSSHK | Ịwa afọ kupute nwa ga-abụ ụkpụrụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2PRGF | Ee, m ga-akpọrọ ezinụlọ m gaa ogige ezumike na Satọde. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
XQ6YW | Ekwesịghị ka ekpee ndị osi ama ama ikpe tupu atụba ha n'ụlọ mkpọrọ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
VGOQR | Iwa Akwa bụ usoro mmalite nwata nwoke ka ọ bụrụ nwoke tozuru etozu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OYVSJ | Eji akpụ eme garị. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
W70VE | A ga-ebuli m n'ọkwa n'afọ ọzọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Ụlọ ọgwụ na-enwe ọfiisi. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ZW5UL | Ọnwa Mee 29 bụ bụụrụ ụbọchị demokrasi tupu ebugaa ya n'ọnwa Jun 12. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
S32PQ | Mba! ọ nọghị n'ọrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
M8GC8 | A na-ejikarị asụsụ izugbe eme ihe n'obodo mepere emepe | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
6LIWH | Ọjà dufuo dike, dike ba ala, ọjà aba akpa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
BZFDU | A g' m atinye swit cọn mgbe osikapa na akwadozi iye. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
7FIGY | Ee, mụ na ya bụ enyi. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
7SF63 | Achọghị m ịgwa ya okwu ọzọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Ị rapu ka ngwakọta pọf pọfụ ahụ gbawanye, ọ ga-adị nro dịka eghere ya | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
RVIIN | Ọ sịrị na ha ga-afụ ya ọzọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
26ENE | Kedu mgbe ị ga-ebute mmiri ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZUXRL | Ụda olu omee ihe ngosi Makbet a adakọtaghị n'omume ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 12