audio audioduration (s) 0.42 20.5 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 3 205 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
NQ739 | Redio adịghị mgbe gboo maka ige akụkọ ụwa | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
D3TEZ | Number ụlọ m ga-abụ 100. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Ọnwa Junu kachasị siere dị na nwunye ahụ ike. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
NO9T4 | Kedụ ihe mere ọtụtụ osisi ji nọrọ na paaki | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
IKK3R | Onugbu ọ bụ akwụkwọ nri? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
LW0X2 | Obu ndi obodo ana akpo China ka cha efe efemchukwu confucianism. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
505FY | Kedụ mgbe ọ nwụrụ? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
R6KN4 | O nwere óké ọn̄ụ mgbe a gwara ya na agaghị agbazikwa ya ọgwụ nje klọramfenịkal n'ihi oyi o nwere. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
WK4SC | Aga m akpọ nwa m nwoke 'Nwanọnukpo Eze' | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
UV1C7 | Ewu ga-adịwu ime | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OBBC6 | Ekwughi eziokwu butere ezigbo nsogbu na ndụ Chimaobi | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
W7N98 | i gāfụru eze ọjà? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EAJUS | Ha na-ebipụta posta ahụ ugbua? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OYVSJ | Ụmụ m ga-enwe obi ụtọ na nwanne ha nwaanyị ọhụrụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
TQUFO | Esemokwu ga-anọgide na-apụta ka ọha mmadụ na-emepụta | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Kedụ ihe ndị mkpọrọ ahụ na-eme ugbua? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
AHY8J | ọ ga-eweta kulikuli karịa? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
T0K12 | Kedu oge ikpazụ ijere ahia Nnewi? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
N1OJS | Anyị kparịta ụka nke ukwuu na ụlọ oriri na ọṅụṅụ tupu ọ pụọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
N5SPV | Ọnwa ọzọ ga-abụ ngọzị. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
RGKTA | E nwere ndị agha mmiri nke a kpọrọ Nevi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2AYTI | Onye ji ụgbọ ọha aga ga-enwe ndidi maka a gaa, a kwụsị. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
M86OF | Ụmụ nwaanyị nwere ike ịrụ ihe ndị bekee kpọrọ menopọsụ bido na afọ iri anọ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
MVQLS | Maazi Okafor jere mahadum. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
40E8N | Onye sara akwa gị? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | ị ga-eru eru ịrụ ọrụ na ụlọ akụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
O9S6N | Asị m gị, Agala ebe ahụ maka ule postnatal gị | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
U4LKT | Ee, m ka ga-azụta ngwa nbipute ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
0GXYI | Na mbụ, Nne na nna m na-ege Ọsadebe ụbọchị ụka ọbụla | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
W70VE | Instagram bụbu ngwa kacha mu mma na mbụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Z5ONP | kedụ mgbe eze ikpeazụ gafeworo? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
LDI0V | Ndị ụlọ ụka ha anaghị eji ọla aka agba akwụkwọ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
7USD5 | Ụfọdụ mmadụ n'agba nanị égwu na Tiktọk. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
UBQHH | I kwesịrị inwe ịnshọransị ndụ maka ihe mberede okporo ụzọ n'ọdịnihu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PBD7A | Ọria sụga ya bịdoro n'ọnwa gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Agaghị m akpọ aha nwa nwoke m Musa. Aha ahụ adighị m mma. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
W244S | Rịmu ọgbatumtum áhụ̀ gbagọrọ agbagọ n'ihi oké ibu adọkwasara ya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ZDFYL | Ewere ọtụtụ ndị amị oge agha Bịafra. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | N'anya mbu ndị were ya n'ọrụ lere ya, ha hutara dị ka onye a pụrụ ịtụkwasị | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
T4PJH | Akwụkwọ akụkọ asịrị ahụ nwekwara ndị ama ama si mba ofesi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ABCD | Site na eletriki bọb ka ji amata oge ọkụ bịara. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
7USD5 | Enwere ọtụtụ ndị omekome n'obodo ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
K5504 | Ndị mmadu mara ebe ọdi. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
APKKI | Onye agbataobi m mụrụ nwa site n'ịwa ya afọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PGD0P | Urukubụba ga-enyere ukwu osisi aka ịmịta ihe. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XAO4R | Ndi Naijiria agaghị enwe tịokresi na-odina ihụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ME5R2 | A nọ m n'ụlọ ahịa onye ọrụ ịkwa nkà tupuu e butere ya ntu. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
SSUFG | Naịjirịa nwere ọtụtụ ndị egwú | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BZFDU | A na-eji akwụkwọ editan dị ilu dị ka akwụkwọ nri maka ofe editan | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
ZEI91 | Ụlọ mgbịị bụ ebe na-elekọta ụmụaka na-enweghị nne na nna | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
KEQZT | Ọ ga-amasị gị ịmụta ihe n'okpuru injinia ụgbọ elu? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
O9S6N | Aga m azụta mkpụrụ osisi taa | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
CVPOW | Egusi bu nri igbo, a kachasi eji eba ma obu akpụ eri ya | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
I6C92 | Iso Ụzọ Kraịst nyere nwoke ohere ịlụ nanị otu nwunye | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
K5504 | Ahịhịa ube na-egbutu ụzọ, bulldoza nke okike na-akpụzi ala. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
2SJLA | Ndị ngalaba ejije na-eme ejije nkiri n'ime tieta | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WEIJ0 | Kedụ ka isi mee ihe ọṅụṅụ karọt ahu? Biko gwa m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Kedụ ododo na-ákwà ndị nwunye ọhụụ ha iyi? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
MAXX0 | Ó lee mgbe ụmụ nkuchi gị bịara? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
4U7GO | Mgbe ochie, ndị nna nna anyị erighị supageti n'ihi n'odịghị mgbe ahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
S45GS | A ga-ana eji anụ esi nri ruo echi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3HJUZ | Nwata ahụ ji maka ede ihe na mgbọodee ọcha | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8LRPE | Kwa ọnwa, ana m enweta ụgwọ ọnwa site na Ụlọ akụ'm ana akkpo Ecobank | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
L9MS5 | Ọ ga-aga n'isi ụlọọrụ Ases bankị echi | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5OTJZ | Ụbọchị Satọde bụ maka nhichapụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KFTEJ | Ụmụaka na-anu paracetamóólú ekere ọkara. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
HHAK3 | Nwaọlọgbọ na-ekwurịta okwu site na ịbe meow na purr | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
W2PQH | Ọ bụ akara na bụredi ka m ga-ata | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BF60U | Udoka mutara ikwa akwa akwaete. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
GCX1M | Nwunye nna ya gburu ụmụaka ahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
AHERA | Oge omechara, oga hapu ya ka omeche. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
THJ4Y | Ndị sójá nwere ike taa onye nkịtị ọ bụla yi uwe ha ahụhụ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
JL8Z1 | Eji ngwu akụri ala. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Ebee ka ihe arụ ahụ mere. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
2MKOM | Onye nnọchi anya ọmụmụ ga-eje ozi dị ka njikọ dị n'etiti onye nkuzi na ụmụ akwụkwọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Mgbe ị dị njikere isi ofe akwukwo nri, biko echefula itinye gbọrọndị | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
9BXY5 | ị ga-agba m ume ka m banye n'ime otu ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9BXY5 | Ịga-enweta ọrụ n'ụlọ ndị ekpenta? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
RG41A | Nna m ga-eji ọgụ wee kọọ ugbo ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Aga m eje ala bekee na ọkọchị a. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
8V3Z2 | Ụmụaka ahụ ha a ga-eri saladị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
0H4E9 | kedu mgbe Emeka rigoro osisi ? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
N4I8F | Ị ga-agarịrị ụka! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Ee, James bụ ezigbo onye egwuregwu bọọlụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
09NSU | Kedu ebumnuche iji guloobu na klaasị ọdịdị ala gị? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OVZW0 | Anaghị m aghọta asụsụ ndị ahụ bi n'obodo mepere emepe. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
OPW23 | Ịnya karosel na-enwe ahụ iru ala. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
RSX9R | Papa m nọ n'ime ụlọ àkwà ya. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
AQ5PV | Akụkọ ụmụ anụmanụ na-eme ka ụmụ anụmanụ na-ekwu okwu ka mmadụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XE6PZ | Ị tinye afọ iri abụọ na afọ a, ọ ga-abụ afọ puku abụọ na iri anọ na atọ. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
RPMW4 | Kedu oge iga aza kichin gi? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
C1OGJ | Ụjọ na-atụ m mgbe ọ bụla m loda mkpụrụ oroma | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Ndị nwoke bụ ndị na-aga ịchụ nta | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
9ABCD | Taịm kpọrọ akpọ dị n'iko ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
CTVOH | Enwere ike ịhụ ọka n'ọkụ ma na-esikwa ya esi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NDY2Q | Kedụ aha onye dere akụkọ a? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PHNPM | Enwere m ụfọdụ ngwọrụ ọkwa nka. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y3JF7 | iga àkwá mu akwa echi? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1SSIF | Anọ m na-agba nnukwu ọsọ mgbe onye na-eche mkpọmkpọ m ji pụọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SWLEG | Esoro m ndị enyi m kerịta ahụmịhe m dị mma, na-akwado ụlọ ịsa ahụ maka oge ejiji ha na-esote. | igbo | male | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 9