audio
audioduration (s) 0.24
22.3
| speaker_id
stringlengths 5
5
| text
stringlengths 1
195
| language
stringclasses 1
value | gender
stringclasses 2
values | age_range
stringclasses 3
values | phase
stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
DHZIH
|
N'ọdịnihu, akụkọ mmụọ nwere ike inwogharị n'ụdị ọhụrụ
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
VDCLT
|
Ị ga-azụta magazin ọhụrụ
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
AWL46
|
Ụmụntakịrị ahụ na-abụ abụ ọrịa ha ụnyahụ
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
QKC6K
|
Akụkọ ifo ga-enye aka ịkwalite ndidi na nghọta n'etiti ndị si n'ebe dị iche iche.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
1PYZU
|
A na-etinyekarị ahụekere n'ime pinọtu
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
X9AQV
|
Iso Ụzọ Kraịst hà ga-agbasa n'ụwa nile?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
6A9LM
|
Onye nyere onye ohi aka zuo ohi bụ onye ohi, I bụ onye ohi!
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
6N0US
|
Ọ gwara ya ụnyaahụ "Tinye ịnkị ugbua"!
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
T8I8B
|
Anya ya na-acha uhie uhie dị ka onye na-ese anwụrụ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
K5504
|
Ụfọdụ ụmụ nwaanyị mara akpa isi ofụma
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
I1Y6L
|
Uju na-agba nwanne ya nke obere ụkwụ ka m hụrụ ha ụnyaahụ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
FBJBD
|
Onye butere chuka n'ehihie n'ehihie taa?
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
MY01T
|
Ụbụrụ na-achịkwa ọrụ nke anụ ahụ
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
W7N98
|
ị ga-agbanwe oghere eletrik? nke dị ebe a anaghị arụ ọrụ
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
ML2YQ
|
Mmanụ ahụ ga na-acha redi
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
KV1N9
|
Ee, Mark Zuckerberg chọrọ ire Fesbuku
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
Q3F1G
|
Kwụsị ịkpọ m Ofeke!
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
CVPOW
|
Ndị Alakụba na-aga ụlọ alakụba ha na Fraịde
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
ML4CP
|
Kabin bụ roomu dị iche iche dị n'ugbó mmiri.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
Y2JBO
|
Iji nwee ahụike, ị ga-eri mkpụrụ osisi dị mma dị ka apụl.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
1PT9D
|
Eji ogbono esị ofe okra, ọ na- eme ka ofe loo alo.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
QMITR
|
Anyị nọ n'ụgbọ elu.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
89F35
|
Ọ kụziri ụmụaka narị ise na iri ka e si apị kọmputa
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
8UQSY
|
Kọntratọ butekwuru ihe ndị eji arụ ụlọ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
VZ1DH
|
Ihe nkiri Naijiria na-ewu ewu na Afrịka na gburugburu ụwa.
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
KRG03
|
Nna Uche bụ onye agha na agha Biafra.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
CZI1U
|
Igwe ọkụ ka eji achịnye ngwaọrụ latriki
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
R6KN4
|
Ọnịsha bụ nnukwu obodo nọ na Steeti Anambara e ji ịzị ahịa wee mara.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
EW1KG
|
Onye bụ onye ọgwụ ego n'etiti ha abụọ?
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
EW1KG
|
Ndị ụka ahụ kere anyị flaaya
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
1CCU1
|
Ndị nkuzi ga-amata ndị na-emegbu mmadụ nọ na klaasị
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
64B0I
|
Aga m esi ofe Ewedu n'ụbọchị agbamakwụkwọ m .
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
00KZS
|
Ukwu kashiu kwesịrị ị nweta anwụ ka o wee malite ọfụma
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
RSX9R
|
Ụmụ nne m ga-ahụ onyeisi ọdụ ụgbọ mmiri a.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
PGD0P
|
Kedụ ihe mere redio gị?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
S00US
|
Nne ya na-azụta oroma n'ahịa Abakpa
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
R6KN4
|
E nwere penịsịlịn a na-ete ete n'arụ nke eji agwọ ọ́kọ́.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
P7MVH
|
Nkịta ahụ nwere ike ịmụ ụmụ n'izu abụọ na-abịa abịa.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
P7MVH
|
Azụ ọkpọ bụ azụ kpọrọ nkụ eji esi ofe
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
WR16T
|
A na-agba ụmụaka ọgwụ mgbochi ọnwa atọ amụchara ha.
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
KEQZT
|
Ọ kụriri nne ya.
|
igbo
|
female
|
6-17
|
phase 1
|
|
W244S
|
Onyeisi ụlọ akwụkwọ zụtara tebụl tenis ọhụrụ maka ụlọ akwụkwọ ahụ.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
ABL1R
|
Nna m na-egote akwụkwọ akụkọ.
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
PPG3C
|
E jiri ịmepụta ńnù maara Uburu na Ẹ́bọ̀nyị̀ Steeti.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
CWDVI
|
Achọghị m ịbanye ụgbọ mmiri ahụ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
P7MVH
|
Mayonezi ahu dị n'ime ìgwè nju oyi
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
|
X0K70
|
O, unu a na-akparịta ụka?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
7USD5
|
Gaa zụta ude ahụ echi!
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
2I7JR
|
Onugbo, ugwu bụ akwụkwọ nri
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
CVPOW
|
Unere na-adị n'afọ Opi.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
A7OTR
|
Ị bụbu onye kapịnta?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
OY5GG
|
Jee gbanyuo ìhè onyonyo ahụ ùgbúà!!!!
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
8UQSY
|
Mgbe m mụrụ ụmụaka m, ha ji kaịtị gwuo egwu.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
C3JUY
|
A na-eji igwe na-agụta ọnụ ọgụgụ agụ ego n'ụlọ akụ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
8OPAS
|
Kedụ onye debere faịlụ ndị a?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
R6KN4
|
Maazị Udenna zụtara ịnyịnya nwere obere ọdụ.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
KW8YQ
|
Na mgbe ochie n' ala Igbo, ebe a na-asa ahụ bụ n' iyi.
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
AF6A9
|
mba, ọ gbanyụrụ sokeetị a.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
VI5DY
|
Mejọ ahụ ekweghị ka m ga hụ nwanne m nwoke.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
O9S6N
|
Ọ bụ nna m nwe ụlọ oriri na ọṅụṅụ a.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 2
|
|
GLD1M
|
Ijiji ọ na ebe nri ahụ?
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
8FAJ2
|
oroma na painiapu nwere ike iji mee juice
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
TKLWD
|
"Weta egbe mmiri n'ụlọ akwụkwọ!" Ka onye nkụzi tụrụ n'iwu.
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 1
|
|
RYJCP
|
Onye kpara Nkechi ntụtụ isi ya bu Adanne m.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
JP9KU
|
Ntuli aka na-ekpebi onye ga-abụ onye ndu
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
ITRHZ
|
A na-akpọ mmanwu n'ámá obodo.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
O0AJA
|
mbọ nwere isi ihe dị nkọ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
FSIHV
|
Onye ọkwá ọrụ rodu seftị ahu ga-ajụ gị maka akwụkwọ ikike ịnya ụgbọala gi
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
64B0I
|
A ga-ahazigharị ụlọ ọrụ ahụ
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
E2UMI
|
I zụụrụ ahịa n'Aba?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
5GQ9C
|
Na Naijiria, ndị okenye na-ezukọ, na-ekerịta akụkọ ifo bara ụba site n'ìhè ọnwa, na-ekekọta ihe mkpuchi.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
KFAO6
|
Ngozi ga-eme agbamakwụkwọ omenala tupu agbamakwụkwọ ụka
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
K9THM
|
A ga-eji Moringa mee mgbakwunye n'ọdịnihu.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
JVOQL
|
Mba, ọ sịrị na ya chọrọ ezigbo ọgwụ na-arụ ọrụ
|
igbo
|
male
|
6-17
|
phase 1
|
|
BZG4I
|
Nwaanyị ahụ ga-aga ị nweta mmachi ga-egbochi imekpa ya ahụ.
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
G7RXO
|
Enwere ike nyochakwu uwe aka maka ikike ha nwere ime ka ahụ ike ọkpụkpụ dịkwuo mma, belata ịda mbà n'obi, na mbelata ọbara mgbali.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
VH2YZ
|
Anọ m na-asa efere ịsa aka ụlọ ịsa ahụ mgbe m nụrụ olu ya.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
U9BJQ
|
A ga-enye papa m aha 'oke osisi' site na igwe
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
EW1KG
|
Mba, anyị anaghị ewu ụlọ ọbụla.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
W2PQH
|
Eji mmanụ ahụekere eghe bọnsụ
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
4PNLT
|
Ugonna ọ na-esi nri ji?
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
9ABCD
|
Ọrụ ọ bụla nwere yunifọm pụrụ iche nke ha na-eyi
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
H7DPP
|
Inyo dị n'Ụlọ ịkpụ isia adịghị ọcha
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
ML4CP
|
Tupu iju mmiri ahụ, Nortu nwere nnukwu ahịa mkpụrụ osisi.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
AWT7J
|
Ọdụm n'egbu anụ ọhụrụ tupu orie ya
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
PWLNV
|
Ebubo a gbara gị bụ eziokwu ka ọ bụ ụgha?
|
igbo
|
male
|
30-over
|
phase 1
|
|
KV886
|
Ị ga-ehichaa palọ ahụ echi?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
37ZOU
|
zụta ọgwụ ahụhụ anyị ga-eji gbuo ụmụ ahụhụ ma ị na-alọghachite
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
9Y6EB
|
Enweghị m ike ịzụta ihe ọ bụla n'ihi na e mechiri ụlọ ahịa niile
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
4CA1N
|
Chidimma ga-eme achịcha keeki ma emechaa
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
505FY
|
Jọn bụ poliglọt.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
QHGN2
|
Òtù bụ ọtụtụ ndị mmadụ ebumnuche nkịtị jikọtara
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
RG41A
|
Nna m ṅụrụ mmiri onugbu otu izu ụka esepughi aka wee kụtuo ogo kọlesterọl ya.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
7D0NT
|
Reki na-achịkọta akwụkwọ na irighiri ihe.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
RFXKP
|
A dụrụ ụmụ akwụkwọ ahụ ọdụ ka ha zere ịṅụ ọgwụ ọjọọ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
UFK7A
|
Aga m akọ ede na ọrụ ugbo m ọzọ
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 1
|
|
8WW8Z
|
Ndụdụ ahụ abụ nke ọhụrụ?
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 1
|
|
CVPOW
|
Ha esila n'ụlọ ezumezu ahụ pụọ.
|
igbo
|
female
|
18-29
|
phase 2
|
|
GCX1M
|
Narị isii na iri ise na otu na-esote narị isii na iri ise.
|
igbo
|
male
|
18-29
|
phase 1
|
|
ED9I6
|
Ndị dọkịta na eji stetoskope e nene ka obi mmadụ si eti
|
igbo
|
female
|
30-over
|
phase 2
|
End of preview. Expand
in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 3