audio audio | speaker_id string | text string | language string | gender string | age_range string | phase string |
|---|---|---|---|---|---|---|
YWEWI | Jee ruo nwaanyi itocha go | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KEEE2 | Oluchi butere nri ngwa ngwa n'ulo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A68LD | Eze bụ ụdị ọchịchị eze ma ọ bụ eze nwaanyị na-achị. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
KIVQC | Ọgwụ mgbochi ọya ndia ka a ka na enyocha. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2TL9F | Agbụrụ ọ bụla dị na Naịjirịa nwere asụsụ nke ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | Ada, ọ bu dọkịnta ka ọ bụ nọs? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
EWLPS | Iwe were oge eleghara m anya | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
P7MVH | Ejije mkpaọchị na-eme ka mmadụ chịa ọchị | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
9CFC3 | Ee, a nọ m n'ụlọ arụsị ụnyahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MVQLS | Mba, ndị ọrụ ahụ achụpụghị ya. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
37XAE | Ime na-eme Uchechi kemgbe abalị. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
GOXSC | Igwe na-enye ndị ụmụ nwaanyi na-azu ahia ego ka ha wee kwado izu ahịa uwe ha. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | N'ime Square Square, anyị hụrụ otu ìgwè ndị inyom na-agba egwú. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
XW4WJ | Ị ga-azụta brọsh eze ọhụrụ n'ọnwa na-abịa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
UPS0H | Biko anọkwala n'ụlọ a na-emeshi gị ike, zọpụta onwe gị | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
4XW86 | Mba, efere ahụ agaghị ezu emume ncheta ọmụmụ ahụ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
L1IEI | A na-eji mkpanaka ígwè eme ihe nkedo ogidi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WVVXK | Anyị kpara maka etu anyị ga-esi belata mpụ n'obodo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JICDX | Uwe onye kọpa ahụ mara ya mma n'ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XDKJK | E ji teepu e mesho ihe. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
UEVIN | Ọ gwara ya ụnyaahụ "Gwa m ụbọchị m ga-amụ nwa"! | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
O0R41 | A na-ere ngwaọrụ n'ahịa | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
L10NE | Ee, egwuregwu nke eji kọmputa agba na-arụ ọrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8IGWH | Anaghị anabata mkparita ụka n'ime ụlọ ọba akwụkwọ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
RRTRF | Azụrụ m uwe ụlọ akwụkwọ ọhụrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RSX9R | Nachọral risọsis na-adịkarị n'ime ala. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
Y9S3Z | Bịa n'ebe nlekọta siipọtụ ahụ ugbua! Ka ọ gwara ha | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
02EVM | Enwere ọtụtụ obele ụlọ ahịa na ere nri n'ime ụlọ ụgbọ elu | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
XXUWO | Mba, ahụghị m ose ị zụtara | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZPVQK | A na-ejere ndị mmadụ nwụnarịrị mgbalu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OJS2Y | Mba, agaghị m nwunye ọhụrụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
SZTMK | Nwa akwụkwọ ahụ kọwara na agụmakwụkwọ bụ ọrụ ya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Prịnta ndị ka mma ga-adị n'ọdịnihu | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
VH2YZ | Ee, oche ndị ahụ dị ọcha . | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
Q27ZJ | Nne m zụtara m pawuda ihu na-asọ m mma. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
0VQU4 | Ebee ka i si? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Ịkpa oke agbụrụ na Naịjirịa ga-aga n'ihu na-abawanye ụba. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
K5504 | A na-akwụ onye na-akpụ isi ụgwọ ọrụ ya | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
B1LD1 | Aga m azụta akwụkwọ akụkọ echi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EYVIF | Onye nwuru n'ihi kansa ozo? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
XN0XH | Chinyere na-aga ịgba egwu n'ama egwuregwu. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
XRGPF | Achọrọ m ịṅụ Paracetamọl maka ịsị ọwụwa ahụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
HJ6ZW | Nkwụaba ahụ achawala. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1D2LV | Enyí bụ anụmanụ nwere ụkwụ anọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZBOFI | Ndị ọrụ e nyere ikike bụ ndị agha gụsịrị akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ ndị agha. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
2RSHR | Ọchịchị gọọmenti ọnye kwụọ uche ya ahụ dị ha mma | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
QZD4O | Kedụ mgbe a ga-arụcha taminal ahụ maka nnukwu kago? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Mmanwu bụ ụdị emume ọdịnala | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
O5PFH | ga-aga izute dọkịta mara mma maka ndenye ọgwụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KNDCK | Ị hụrụ ndị na-eti mmanwụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Emetụla igbe ntụli aka | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ICYYT | Anyị ahụghị mmanụ n'ala ahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
R6KN4 | Ọ sịrị ha, "e tinyekwala íhénkiri áhụ̀ ọ̀zọ́"1 | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
WWKJZ | Reverend na-ekerịta amara n'oge a. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8BCM5 | Kpọ ntụ ahụ nke ọma | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A15AQ | Iji zụlite echiche na-edozi nsogbu, a na-adụ ụmụaka ọdụ ka ha kpọọ egwuregwu ludo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Chioma anọghị na nzukọ ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
E9FR8 | Ụmụntakịrị ahụ hụrụ egwuregwu Ludo ha n'anya. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
ML4CP | Chiagozie nwere mmegbu mgbe ọ bụ nwata. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
KEH36 | A na-ekerịta onyinye n'ihe site na otu ndị ọgbọ onye nọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
4PNLT | Nzukọ ndị ikom ahụ e mere n'ámá obodo? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
FIGLC | Ee, anyị gara leta ụlọ ụmụ ọhụrụ na-enweghị nne n'afọ gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Aga m enye nwa m tọọyị ọhụrụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
6LIWH | Araizi Tv gosiri ntunyeaka ahụ mgbe ọ na-eme | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Nne Blessing na-eji azụ ọkpọr esi osikapa jellof ya. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
RM3LH | M na-achụkarị ijiji dragọn mgbe m dị obere. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
X9I2D | Ndị ọrụ Kraịst na-aṅu naanị mmanya na-adịghị egbu egbu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
N0UP3 | nna m ga-achọ akwụkwọ ntuziaka usoro nchekwa ngwaọrụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TNKJ3 | Nwanne m nwaanyị na-azụ azụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
BJ2ZU | Anyị tụtụtara oroma chara acha n'ọnwa gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | 2go bụ otu n'ime soshal midia ha na eji ịkparịta ụka na ijikọ ndị enyi | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
GFDNQ | O kwuru na ya ga-agba ọsọ 200 mita echi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GZNU5 | E nwere ulo mbiputa nke ndi mahadum Naijiria di na Nsuka. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
HTVF3 | A ga-azụta aspirin n'ụlọ ahịa ọgwụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NBT4K | Agwa na-acha àjà àjà na-amasị m karịa agwa ọcha | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
K5504 | Igwe ATM mere ka ọrụ ụlọ akụ azụmaahịa dị mfe | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
J6G0U | Egwuregwu na-achịkọta ndị mmadụ ọnụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Z3YAB | Onye na-arụ ọrụ n'ọdụ ụgbọ mmiri na-ahụ maka nchekwa ebe ọdụ ụgbọ mmiri ahụ | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
6JW5K | Bido ọnwa atọ, nwa ọhụrụ na-etinye ihe ọ bụla dị n'aka ya n'ọnụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
WTAYO | Ị ga-eso n'òtù ụmụada? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SSW3K | Ee, azụrụ m akwụkwọ nri. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
64B0I | Tona a na-eme na prịnta ga-agwụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
RNFYN | Ihe oriri ndị mba ofesi na-eji nwayọọ nwayọọ na-ewere ọnọdụ nri ụlọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ABCD | Gaa gbaa egwu n'ámá ahịa n'abalị echi! | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
7USD5 | Ụgbọ ala na-agba ọsọ karịa ịnyịnya ígwè. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
7AL3F | Ana asị na osisi udara bụ osisi ndị nna nna anyị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
41BS3 | Ogige ichekwa ụmụ anụmanụ na Yankarị bụ nke mbụ ya na Nịajịrịa. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
GPY9O | Eso m n'egwuregwu lọg raịd n'izu gara aga | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Ụmụ nwanyị na-adị ogologo ndụ karịa ụmụ nwoke. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
GKTMV | Naijiria ghọrọ repọblik iri afọ abụọ ka afọ puku na narị itoolu na iri anọ na atọ gasịrị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YXJ8Q | Enwere Emeka ka ọ bụrụ ọkwọ ụgbọ ala buliyon. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
L4WCC | Ahụtụbeghị m osisi sherii na ndụ m niile. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GVOLW | Di m ga-agụ matimatiksi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2OE6J | ụmụ m mara oke mma | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
FPCO8 | Ụlọ ahịa egwu ọhụrụ ahụ ga-enwe ọtụtụ ngwá ọrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PDUSF | Ugonma na akpụsi ntụtụ isi ya nille. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
O678W | Aga m eyi akwa ọhụrụ m echi | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
3U1RJ | Nkechi n'arịa ọrịa ịba taịfọdụ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
A7OTR | A na-eme emume dị iche iche n'ama obodo | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
JTVWO | A napụrụ onye ịsị nwoke n'ụlọ akwụkwọ sekọndịrị anyị ọkwa ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 13