audio audioduration (s) 0.12 26.5 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 3 251 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
U2NWE | Ị na-azụtara ụmụaka snaakị ndị a? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OC7WZ | E nwere ebe a na-egwu egwu. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
1S8SD | Kedu uru dị na ịhọrọ imewe nke oge a maka ụlọ gị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NDY2Q | Ha gara njem n'ọzara | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ0N9 | Ewu ọ na-ata onye nwe ya ata? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | E bidoro Naịjiria Pọtụ Ọtọriti n'áfọ̀ 1954. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
H9ZRS | Ndị nọọsụ na-eyi akwa ọcha ha mgbe niile n'oge awa ọrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
X7XTE | Ndị egwuregwu bọọlụ na-eyi Jesi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PGVTI | Nwa gị ọ ga-azụta achịcha Bekee? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
K1HIE | ee, ngozi bụ aha nwunye m ga-abụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PV823 | A chọrọ ịlaba ụra abalị a na-asị ka chi foo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
QQD6S | Ndị di na-akwado nwunye ha n'oge ha dị ime. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
TFM8P | Ime nke izizi na-enyekari nwaanyị nsogbu. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
N1EV6 | Nwa agbọghọ kwesịrị ịkpụ ntutu mgbe niile | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EMKBK | Ee, ị nwetara ya n'ụzọ ziri ezi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Ékéléle m ha ndewo mànà ha azaghi m | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
A68LD | Anyị na-eji nkwụ n'ihu na-eme fan aka | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
MZ12E | Ejula dị ụkọ ma dị ọnụ ahịa na mpaghara ụfọdụ na Naịjirịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
H9ZRS | Nna m ga-akụ nkwụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Nwoke bụ nwa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
08NN5 | Ihe nzacha Sinapuchati kacha mma. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JCTFC | A ga-ahazigharị ụlọ ọrụ ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3GXK2 | Ụlọ akụ na ụlọ ọrụ ego ndị ọzọ na-azụlite akụ na ụba nke mba ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Ị chere okro ahụ n'anwu | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
VH2YZ | Mba, Chichi enyebeghị m achịcha piza. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
KEX5S | Ọ chọrọ ije leta ndị ọfaneji? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
TFM8P | Ọ sịrị na ọ sara ụlọ mposi ụnyaahụ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
OPW23 | Ilu na njakịrị ya ga-atọ ụtọ n'abalị a | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
6YMTI | Nna m tere nkwu elu ọfụma | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FIGLC | Ee, a tara anyị ahụhụ n’ụlọ ọrụ onye isi ụnyaahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Government butere anyị white board. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
AZPB5 | Ụmụakwụkwọ iri asatọ na anọ gụchara na Dipatmentị Akaụntịnụ. n'áfọ̀ a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WRYO6 | Nna bụ enyi bụ aha otutu nna ya nyere ya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Ụlọ m ga-abụ nke atọ ịhụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ZTX3K | Ọtụtụ ime obodo na Naijiria emepeela ugbua. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PR1GK | Ụbụrụ na-enye iwu mmegharị ahụ na uche . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
VBW2V | Ndị na-elekọta ọdụ ụgbọ elu na-eji okwu dọrọ anya wee na-agkparịta ụka ha na ndị njem. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
M60J4 | Ee, m gafere ule ndị agha. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
0XQ5Z | Nne ya ga echi echichi Ada dị ọra mma | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MZSO4 | wọtamelọn bụ mkpụrụ osisi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WPN2M | A kwụghachiri nwata ahụ ụgwọ maka ịkwụwa aka ọtọ ya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
T5CCU | Kedu ọrụ ụlọ akụ Naijiria dịka GTB? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Ọdi mma ịmụ etu esi asụ ọtụtụ asụsụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
YRW4E | Jee kpọrọ m ọkpa aṅụ ahụ!!!! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KEH36 | O so ndị ogbenye mee mmemme Ista | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EG7NC | A gbanwere àkwà ahụ ụnyaahụ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
57MAX | Ụmụ nwanyị bụ ego nke ịrịọ enyi ha nwoke ka ọ zụtara ha shawarma. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9IMW3 | Oji égbè ezụ bụ na-anapụ mmadụ ihe n'ịke nke nwere ịke ịbute ọnwụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7YX68 | Ahụmahụ mpaghara ga-adịwanye mkpa nye ndị njem. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | N'afọ puku abụọ na iri abụọ, otu dọla erughi narị naịra ise na iri ise | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
BA6HN | agwakwala njakịrị ọzọ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
LW0X2 | Atụrụ m nwere eruola iri ato | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
AKZ5Y | Ọ nọọrọ n'ebe egwuregwu obodo maka okwe ahụ? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
UL5US | Mba, agaghị m ebe a na-eme ihe ejije maka ụsụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | waya iferi dị ize ndụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
2AY2I | Egwuregwu inter house bụ taa . | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Ee, onye nlekọta wọọdụ ahụ bara ya mba | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
0ULY9 | Anyị na arụcha ubi any ngwa ngwa ọka anyị pulitechara. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
NDQ3N | Mejo bụ nnukwu ọkwa na militiri | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Dọkịta gwara nne ya na ọ bụ mkpụrụ mmiri ọ kpọrọ tipuru ya ara | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
CVPOW | Ụmụ nwanyị nwere ikpu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
SLIN9 | Onye nkuzi ụlọ akwụkwọ ga-akụzi uru na ọghọm dị na mkpụrụ osisi | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
JAMV3 | Ọ bụ n'ugbó mmiri ka esị ebubata ịbụ site n'china. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YGNUU | Okuko diara achu Chibuike oso | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1NC97 | Ịhụnanya ọ ga-tinyere nnu na mmiri o ji asa ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KEEE2 | Ụlọ ahịa nri Pot Tarcot ga-enwe ọtụtụ nhọrọ nri mgbe niile. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
39F7P | Kedu ebe Ọdụ ụgbọ mmiri a na-akpọ Tin kan Ailand dị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3EY2O | Nwatakịrị ahụ akwaa gidere akwa ruo mgbe anyi rutere n'ọdụ ụgbọ elu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Ụlọ isa ahụ bụ ebe ị na-asa ahu gị ụbọchị niile | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
OWQZR | Amaghi m ụmụ ole ọdụm n'amụ n'otu mmụ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
R6KN4 | Nnukwu ụlọahịa na-enwe ọtụtụ ndị kashịa ndịahịa na-akwụnye ụgwọ ma ha zụcha ahia. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ED9I6 | Nneoma nwere ike ighe anụ ọkụkọ ahụ na obele ọkụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
I6C92 | Nwanne m nwanyị gbara egwu na agbamakwụkwọ ya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
41BS3 | Ee oche ụgbọ ala bụ nke ọhụrụ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
Y5NE0 | Amụrụ m na Ọnịcha, Anambra steeti | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
DK9PX | Ekeresimesi dị nso | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PRDGU | Awa ga-agbanwo ghọọ tatambeleke m'oge ruo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OPW23 | Ndị mmadụ na-ejụ́pụta n'ime ụlọ akụ na Tuzdee n'Imo steeti . | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
R6KN4 | A ga-akpọpụta ụmụakwụkwọ niile buru nri ha banye dọmetịrị na asembli echi. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ZWF35 | Emeghm ihe-árú ọ bula. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
X3FL8 | Mkpisị aka adịghị akari oghere imi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FVAD9 | Anyị nyefere ndetu nkuzi nke anyị ụnyahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5YUJE | Anyị dere edemede maka ụmụ anụ ọhịa. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
0P5AF | Nna m sị na mmadụ ịkọ naanị otu mkpụrụ akụkụ bụ imebi ala. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
EHZKW | Eboro nwanyị ahụ di ya nwụrụ ebubo na o gburu di ya. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
4CT1B | Ha ga-eghere anyị anụ ehi na ọkụkọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3ZMKC | A nụrụ m maka ọnwụ Mohbad site n'redio | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OVZW0 | Anyị ahụghị ihe anyị chọrọ I gote na Shọpịn mọọ ahụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
1TOXF | Ihe siri ike dị ezigbo mkpa iji wuo ụlọ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
NCKN5 | Anyị na-aga na siipọọtụ ugbua | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9LF7Z | Provostu nke kọleji nke edukeshọn dị n'Umunze bụ nwaanyị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JIKBA | Ị hụrụ nwanne m nwoke n'ụlọ? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
40E8N | Onye zuru akpa nwoke ahụ ụnyaahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
WDVIB | Ee, ana m akpa nkata. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ILGCR | E nwere ndị nche! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
C3V3I | O ji osisi eme nka gana apị ikwe na odo ahụ n'iru m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5YU30 | Ịgba mgba bụ egwuregwu ụmụ okorobịa na-egwu n'ala Igbo mgbe gboo. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
3QXZ8 | Nna Chidi tụrụ ilu ise na nzukọ anyị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Ee, kampain bidoro kịta | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
DSMTR | Asọmpi dịka mgba na bọọlụ na-ebute udo na ịdị n'otu n'etiti obodo. | igbo | female | 6-17 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 13