audio audioduration (s) 0.78 27.2 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 3 275 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
J43VT | A na-ere nri na ụlọ oriri na ọṅụṅụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RONE6 | ọ kpagburu nwoke ahụ? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
EW1KG | Ufodu ezinaulo na-enwe teebul n'etiti parlor ha | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
D3TEZ | Ọ ga-abụ onye izizi n'ala ọrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2XY9Z | M ga-eji narị puku ise gbaa ala ahụ ogige. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Gị na ndị enyi gị agaghị enwe mkparịta ụka ahụ unu chọrọ inwe! Ma ị chọrọ ya, ma ị chọghị ya! | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
W7N98 | Unu ga-egote televishọnụ? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OWQZR | Ọkụkọ nwere ụkwụ abụọ na nku abụọ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
ZZFYX | Ee, ụgbọ ala ya na-agba ọsọ ọsọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
8JZ4W | Agara m n'ụlọ ebe mbipụta akwụkwọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8OPAS | Onye mere ya uwe ụlọ akwụkwọ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | M ga-aga na nchịkwa nchịkwa ka m hụ rịzọlt m | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
1G6L9 | Mba, Achike agaghị eso agụ abụ olu ahụ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ICYYT | A kwụsịrị ụlọikpe ahụ ọzọ? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
PHNPM | Ajụrụ m gị ka ị weghachi taya ụnyaahụ! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
39315 | Gịnị mere i ji bie nwata nwanyi úgwù? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
VDCLT | Ị ga-ahụ ịtarị ndị n'ime ọfiisi onyeisi ụlọakwụkwọ anyị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8NRLQ | Ọrịa kansa nwere ike ibute ọnwụ mberede. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
WIJ7G | I so wee mee ihe ngosi a? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
MTGLW | Ị nweghị ike ịrụ ụlọ na-ejighị hama, osisi, ntu, ngwaọrụ ọwa osisi na ngwaọrụ ndị ọzọ injinia rịọrọ maka ya. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
505FY | Gịnị mere i ji họrọ apụl karịa oroma? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
XHEB9 | Emeka ga-alụ nwaanyị n’ọnwa Okutoba. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
URE08 | Egere m akụkọ ihe mere eme n'onyonyo nọ n'ụlọ ọrụ m. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RJ8ZV | Onye isi ọrụ Nkem tunyere ya egwu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YMCM9 | Kedu mgbe hama gbajiri? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Ee, mkpụrụ igodo klaasị dum dị n'ofịịsị prịnsịpalụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
GNC3F | Nkịta chụpụrụ nwoke ekpenta ahụ n'ogige m. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
U2OOZ | Ya na ndị mmadụ ga-enwe mmekọrịta dị mma | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
6D6VY | Onye agbatobi m abọọla akpụ ya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Egzọsụ ahụ zara m àhú nke sitere n'ihe mberede okporo ụzọ nke ọkada ahụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
907VB | E nyere ya mbọ egbe maka egbe ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8LRPE | Na otu aka ahụkwa, e nwekwara pasta nke esi na wiit mekwaa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
J9TFV | kedụ mgbe obodo ahụ na-eme ememme ham ọhụrụ ha kwa afọ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Ofiisi kwesịrị ịnwe kabinet ebe a na-edebe faịlụ na íhé ndị ọ̀zọ́ dị ḿkpà. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
A68LD | Uchenna na-eje na nke ndị ọ́gọ̀ ya eme mkpesa kwa ụbọchị | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
TFM8P | Chidera na nzọụkwụ nwanne ya nwaanyị lụrụ ọgụ ụnyaahụ maka na ọ ghughi ya n'anya | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
GNW6X | Ee, ha ga-aṅụ mmanya vọdka. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
IQ95L | Ka moi moi ghara ịgba mmiri, etinyekwala ya oké mmiri. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
UTT75 | Ọ zụtara jị abụọ iji mee ka obi dajọọ mụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
GVOLW | E nwere ụlọ ọrụ n'obodo mepere emepe. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Anyị ga-azụta sọkeetị ọhụrụ anyị ga-edebe na palọ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
JNKXP | Amaghim ebe chin chin gi di. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
KFOQ7 | Nwoke bụ nwa nwoke tọrọ eto | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
L56JT | Oga eje na nke ebube mmuo nso maka ogwugwo oria ahu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Asụsụ ndị Dubai bụ Arab | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
K5ULP | Adighim enwe obi anyuri ma agbapum na egwuregwu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | Igwe ntụ oyi na-eme mkpọtụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
2RSHR | A ga m eje mosku echi | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
1F4KO | Ọka bụ mkpụrụ osisi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8VYH2 | Anyị lere ihe onyonyo n’abalị ụnyahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | A na-eji ayọla achọ mma. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
1ZSB3 | Ndụ obodo agaghị adị maka onye ọ bụla. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OPW23 | Nwoke ahụ nwere nwunye ise. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
SWXF8 | Eze ga-agakwuru ndi ótù ọgbọ tupu ya eme mkpebi ọ bụla | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
MS0XG | Kedu ka akwụkwọ neem si enyere aka ịgwọ ọrịa anụ ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MUWF8 | mba, m sere okpokoro | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Ọ sụrụ Pidgin. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
BJ2ZU | Kedu mgbe ị na-akpọrọ ụmụaka gaa ahịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BSM8R | Ọ gwara ya ụnyaahụ " Dịrị ya ime" | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Anyị ga-eji ose ọhụrụ sie ọkpa echi maka nri ụtụtụ echi | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
F0YSL | Rali na-eme tupu eme nhọpụta | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
SKZ28 | Ndị so na Sineti mahadum gụnyere: Ndị Dinu, Ndị isi Dipatmentị na ndị prọfesọ niile. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A33FL | Ị ji sadiin esi nri? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | Onye akaebe mụ ga-abịa echi | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
XABNJ | E nwere ọtụtụ ndị na-ekwu na-ekwu na ọrịa adịghị egbu African | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
9Y6EB | M ga-arụ ọrụ ruo n'oge na-adịghị anya n'ọfịs n'ihi ya, ọ dị m mkpa ịkwụ ụgwọ oriọna tebụl m | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A7KZA | Ụmụ nwoke ga na-adị ike mgbe niile karịa ụmụ nwanyị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PH4JX | Obinna zụtara trawza ọhụrụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
H9MNH | Mba, Agaghị m agba agba agba taa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
S4SV7 | Ee! Aga m echi nnwa m ọzọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GPY9O | Nwoke ahụ nwere ike iji laampụ ịhụ n'abalị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SZVC4 | Ndị kapịnta na-eji ngwá ọrụ ha arụ ọrụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
61CHK | Nwoke ga-anwụ mgbe o mere agadi | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SZZPZ | Ahụrụ m onye nlekọta ọbaakwụkwọ n'ụzọ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
UMD8T | nwanne m nwanyị ka nwetara ọrụ na ụlọ ọrụ ịchọ mma | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | N'alụmalụ ụka alakụba, a tụrụ anya na nwoke na-alụ nwaanyị ga-enye nwunye ya ihe onyinye. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ED9I6 | Ọ ụgbọelu ka ị bịara iba? Ajụrụ m ụnyaahụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ED9I6 | Ọkàikpe ọ̀ ga-ekpe ikpe ahụ? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
FPCO8 | Kedu mgbe ọ rụchara flaịova ahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3EY2O | Ha ji ji bịa inyefe nwa ahụ a mụrụ ọhụrụ n'aka Chineke. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Ndị ahụ na-abịa n'ọnwa na-abịa maka ụgwọ ụlọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
JD8SL | Ọ ga-achịtali ọfụma dika onye isi ụmụ akwụkwọ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
V9M0R | Ụdị edozi isi nke gorimakpa na-eme ka ala isi na-egbuke egbuke. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
5HANR | A ga-awụ okporo ụzọ awarawara a kolta na mgbe n'adịghị anya? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | A gwara gị ka ị kwaga n'ime obodo mepere emepe! | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
BSM8R | Kedụ mgbe ọ nyara ọgbatumtum ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YWZS7 | Ịṅụ oke ọgwụ riri ahụ ga-agba ya ara. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
4HXLA | Onye ọ bụla amaghị asụ asụsụ Igbo ga enweta ntaramahụhụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ICE8S | Ada mebiri hita nne ya. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
XI4WJ | oche oru ahu mebiri unyahu | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EKLZE | Ịkụ ụkwụ gị n'elu nkume mgbe ị na-arụ ọrụ ga-abụ ihe ọjọọ ma ọ bụrụ na ọ bụ ụkwụ aka ekpe gị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
J9TFV | M jiri nlezianya họrọ otu ụdị bibs mara mma nke nwere ụkpụrụ ka nwa ọhụrụ dị ọcha n'oge nri. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
K5504 | Patrọtism bụ ịhụnanya mmadụ nwere maka obodo ya. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
KT0CR | onye ọkpụ isi nwere ike ịbụ nwoke maọbụ nwaanyị | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
AUH43 | N'ala Igbo, a na-ekele nwanyị mụrụ nwa ọhụrụ, nnọọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
GPY9O | Kwụsị ọgba tum tum ahụ ugbu a! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
XABNJ | E nwere ụzọ eji akọ ihe a na-akpọ Mono-krọpin | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
SYXKP | Saa akwụkwọ utazi ahụ nke ọma tụpụ e sie ya n'ọkụ! | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
KFTEJ | Chinelo hụrụ mkpụrụ aki oyibo maka agbam ume ngwa ngwa. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
K5504 | Akụkọ okpukpe na-akpali ma na-eduzi ndị mmadụ n'otu n'otu site n'inye nkuzi omume,na inye olileanya na nkasi obi. | igbo | male | 18-29 | phase 2 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 14