audio audioduration (s) 0.3 27.4 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 3 278 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
YRW4E | Naanị ndị nwere nọmba Wasapu nwere ike ịkparịta ụka na Wasapu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
NCXAK | Ndị nne ji karama nri na-enye ụmụ ọhụrụ ha nri | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CC00I | Anya ukwu na oke ọchịchọ edubawo ọtụtụ ndị ka na-eto eto na ọgwọ ego na 'fọ wọn naịnị'. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XHEB9 | Emeka meriri egwuregwu mgba. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
6IS7T | Ụlọ ọrụ ahụ emeghere izu gara aga? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
356HY | Okoro ga-aga n'ulo ndi ochie. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | Ụlọ akụ ndị mikrofinans di na mahadum Naijiria Nsụka. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
6YMTI | Ọtụtụ n'ime ndị ọbịa agbamakwụkwọ ga-eri ihe na chọọchị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
6IS7T | Obi ji aka ọgba tum tum ya chịkwaa ọkụ na mgbaama. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
WY7TL | Ohiri isi ndị ahụ dị nro, na-efegharị efegharị na-akpọ m òkù ịbanye n'ime mmakụ na-akasi obi nke ihe ndina m. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MEEVN | Eé, azụrụ m ọgbatumtum ọhụrụ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
B9IEX | Ọrụ nwa akwụkwọ bụ ịde asaimentị na ịgụ akwụkwọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AHVIH | Iwu bụ na ị ga akọ ose! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8YTC9 | Ahịa obodo Nnewi dị na Anambra steeti | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
RJ8ZV | Nnamdi na-egbutu osisi nkwu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HLCBJ | Puta n'ime ụlọ | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
ML4CP | Ezigbo ọchịchị onye kwuo uche ya bu mgbe ndi mmadụ ji aka ha achọpụta ndị ọchịchị nke ha | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
MSA9C | Anyị enweghị ike ịlaghachi n'ụlọ n'abalị ahụ n'ihi na isioriọna nke ọgba tum tum anyị anaghị arụ ọrụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
WHLDK | ị ga-eji ose nwere sie Supagetii ahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y9UDA | Mba, achọghị stabụlaiza ebe a. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
7USD5 | Emepe kwala fesbụụk ahụ! | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
TFM8P | E ji igwe akpụ ogene. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
SWXF8 | Ndị n'ahụ maka ụlọ obibi ụmụ akwụkwọ bị n'ime ebe ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
O9S6N | Onye nkụzi m kọọrọ anyị akụkọ maka onye ahụ e jidere ebe ọ na-eme arụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
C6B5P | Ị nwere ọgụ abụọ? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
EER1T | Ị na-aṅụ tii moringa? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LH5MO | Uche na-azụ ahịa cripto. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KM6AV | Kedụ mgbe lekshọra ahụ ga-eme alụmdi? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OX3B9 | Wete Kamera n'akụkụ a!. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PWLNV | Nkwụghachi n'ikpe na-ebugharị okwu na-enweghị isi na oge ọzọ n'ọdịnihu nke ụlọ ikpe kpebiri. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
NN8OU | Nne Chiemelie ji napkịn fichaa ya ike. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
TFM8P | Adakụ na-eke isi mgbe anyị bịara. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ICYYT | Ume ebidola ino ọdụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
FBJBF | Ee, ọtú egwu ụmụ nwoke ga-eme ihe ngọsi n'ámá obodo. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
VH2YZ | Eze na-agakarị akwụkwọ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
CGWRV | Gala bụ nri nri na-ewu ewu na Naịjirịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Kripto, ọ bụ azụmahịa iwu kwadoro? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ML4CP | Ọkịikpe na-ekwuchiri mmadụ ọnụ n'ụlọ ikpe | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
52EN1 | Gassi sitere n'okike bụ isi iyi ike taa. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
ML4CP | Breeki bụ ngwa e ji akwụsị njemụgbọ nke ìgwè dị n'aka ya | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ROAG4 | Ọ gbanwere taya ọgba tum tum ya unyaahụ? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
CVPOW | I g' eririri ọgwụ ịba ma ọkụo elekere asaa nke ụtụtụǃ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
LVS6V | Anwụ ga-achasi ike echi | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KQ2AG | Ị gụrụ asụsụ Spanish n'ụlọ akwụkwọ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TAYIQ | A siri m gi gbanyụọ twita ahu gaa chute mmiri! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TFM8P | Ukanna tichaara igbe ya. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ROAG4 | Ọgba tum tum na igwe dị iche. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
L1IEI | Nkechi zụtara hama ọhụrụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YE59N | Ọgọchi dọrọ nwanne dị ya vamvamvam na Fesbuku. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Ọ gwara m, jee mụta ọnụọgụgụ ndị gboo! | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
EYXZG | Emeka siri na o ga eji okwute di iche iche were wuo ulo ya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
M8GC8 | O dighi onye na-ekwe na ihe ya abughi nke kacha mma. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
06XVO | A kwụsịrị ịgba ohu ọtụtụ afọ gara aga | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
I6C92 | Onye njem na-ebu ibu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
NFT8W | Foonu onye na-akụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SSW3K | Ee, agaraghị m ugbo ụlọ akwụkwọ . | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
YWZS7 | Ejila ọgwụ ahụ fọdụụrụ nwa m tonic | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
L2JZ0 | Gọọmenti na-emepụta ma na-amanye iwu iji kwado usoro na ichekwa ikike ụmụ amaala | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PYYCH | Eji ịdị eziokwu mara ndị amụarịrị ọzọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
MPC13 | Enwere ndanda dị iche iche | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
E9WD1 | Akzụlụ ọgbatumtum ahụ kwụpụrụ n'abalị m | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
U7CPQ | Ee, ahụrụ m onye ọrụ ugbo ahu ka o bu traktọ ahụ puo n'ugbo ya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KOYYH | Ngwaagha ahụ adịla njikere maka agha | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
8NRLQ | Kedu uru ịṅụ mmanya bara? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
64B0I | E hibere ndị agha Naịjirịa n'afọ otu puku, narị asatọ na iri isii na atọ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
JK1TH | Redio na-agbasa ozi na akụkọ site na wevụ redio. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KMOWY | Ị ga-akpọ ya ka unu kpakọrịta maka isiokwu ahụ? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
RQIBS | Nwatakịrị a gbara bọọlụ n'okpuru mmiri ozuzo | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ZUGP0 | Oge ọ bịara, ọ hụrụ imilikiti osisi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Kedụ chesị bọọdu ahụ? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
8ZAL9 | I chọrọ igote mgbaaka elekere? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EHZKW | Oria kansa na-egbu ụmụ nwanyị, onye agbata obi m sokwa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
X5092 | Udo bú onye ọkà | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WOI4N | Ikpe ike ziri ezi ga-abawanye ezi mmekọrịta n'ime obodo | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
TAYIQ | A gwara m gi na gị ebekwala oroma ahụ ụnyaahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JCEN4 | Anyị ga-agba egwu ọnwa n'abalị a. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Ọ ga-achụsasị ụmụaka ahụ ma ọ hụ ha ebe ha na-ese siga? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
OA8ES | Ekele bụ nkwanyere úgwù | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KO43T | Ee, nna m nọ na-edebe afro . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
E9FR8 | Kedu anụmanụ dị n'ụlọ ugbo ugbu a? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
B151H | A bọchaala ugbo máká ụrọ ugbo na-esote | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XDKJK | Tanjerịn nwere vitamịn Si. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OPW23 | Ekere ga-emeta enyi ọhụrụ n'ụlọ akwụkwọ. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
O9S6N | Eé, a na-ele ule tutu mmadụ abanye ụlọakwụkwọ ndị amị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
CZI1U | A na-akọ ugbo n'udummiri. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
W2PQH | Nna m anaghị iri aka azụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Ike isi na-eri ego. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
LAQLJ | Ụmụ nwaanyị niile dị ime na-aṅụ folik acid. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
T4EC0 | Itughari àlà ana-aku ugbo n'enyere àlà aka i nwétá ume | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OZY3K | Enwe ga-ata gị ma I ruo ya nso. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
L5EFP | Ọtụtụ afọ gara aga ruo ugbu a, a ka na-eji mmanya ọkụ ekele ndị nna ochie | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
FX79S | Anyị na-eme emume ejima taa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
QKC6K | Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ego gụnyere ụlọ akụ dị iche iche. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
FFMXO | Akwamiko bụ ihe arụ n'ala igbo nke dubagoro ụfọdụ ndị mmadụ n'igba ara | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1COAZ | Onye nkụzi IT kụziri anyị otu e si eji kọmpụta. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
X8QPZ | A gaghị atụkwasa onye ihu abụọ obi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
0CGDM | Ị hụrụ ofe akwụ n'anya? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3OUML | Aga m alụ nwanyị di ojii ma m hụ otu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KABQC | Onye chọrọ ịta azụ, ọ ga-aka ụtọ ma ọ mịkpọ ya amịkpọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XNMOA | Ee, aga m aga anti-nata echi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 15