audio audioduration (s) 0.18 25.8 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 3 281 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
U7CPQ | Ee, ahụrụ m nwoke ntaakụkọ ahụ ụnyaahụ n'ebe ihe mpụ ahụ mere | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5XA6C | I si nri a na amasị gị? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
TC5RQ | Ndị nọọsụ na-arụ n'ụlọ ọgwụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
TFM8P | Dokita oyibo bu onye azuru azu nke oma igwo oria dika oria iba, typhooid na oria ndi ozo. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
P64X7 | Ọ bu Chukwu Kasiri ha obi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
MU3BG | Monde bụ ụbọchị mbụ n'izu maka ọtụtụ ndị mmadụ na Western ụwa | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
JCIEN | E nwela drum eletrik ụgbụa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8N3PA | Mmeso na-ata frenchị frais | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AX6F4 | Ị kụrụ osisi oroma ọzọ? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
KLRJI | Ụmụ amaala na ejide gọọmentị ha maka omume ha. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8SLDK | Kedu ka esemokwu ndị gara aga siri kpụzie ọnọdụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị zuru ụwa ọnụ na mmekọrịta mba ụwa? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
UNJTA | Okeke ga-aga mụa otu ọrụ nka | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | N'oge gboo, nwaanyị di ya nwụrụ ga-aṅụ mmiri ejiri saa ozu dị ya | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
5BE32 | Ụlọ ndị na-edozi isi na-enwekarị enyo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Ị nwere ego siga? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
IF8NB | Gada hapụrụ clippa na nke Ade izu abụọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9GY9F | Amaka si na ọ ga-amụ ụmụ asaa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y9S3Z | Onye hụrụ atụrụ ahụla imoro nwanne ya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
71YVX | ị ga-akpọ onye ọkụ eletrik ahụ echi? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
X3FL8 | ụnyahụ, a sị m ya, Azọla ụkwụ gị n’ụlọ nsọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NW4ZU | A tụkwasịghi m gị obi, ya mere na agaghị m ekwe ka ị ruoru m ọrụ! | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
NQ0N9 | Ọdụ ụgbọ elu na enwe ndị nche di iche iche maka nchekwa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7JMCL | Eee ya, a ga m enwe añụrị ma ikuziere m ka esi eme gari | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WRQ95 | Enwere naanị kaadị na ngalaba akwụkwọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Ị nwere ike nweta akara ugo mmụta na mahadum. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
9ABCD | Ọgbụgbọ bụ ihe-àmà nke afọ ime n'ụfọdụ ụmụ nwanyị . | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
SWXF8 | Ndị na-agba ìgwè nke ukwuu na steeti abịa bụ ndị ngwa | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
7USD5 | Ọgwụ ọbara ka eji edochi ọbara na ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
BHENS | Amadi ga-abụ gọvanọ klas ọhụrụ anyị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PPAAE | A na-eji brọsh eze na-ehicha ezé. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
U35VX | Nne m ga-azụtara m nwa nkịta. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Emeka na-akọ naanị nduku na ose n'ubi ya. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
R6KN4 | Árụ̀bara na-efe efe nke ukwuu. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
CWDVI | Aga m aritu tupu ụgbọ ala akwụsị . | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JAMV3 | Oteela aka m hụrụ bọọdu ojii | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Ọtụtụ umunwoke na-akpu ísì | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
K5504 | Mepee akaụntụ na Garanti Trust Bank tupu imepe akaụntụ na Fidelity Bank | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
2JME6 | I nyere nnwa ahụ akamụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JVOQL | Mba, ọ ga-esi ya echi. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
A1APM | Ee, aga m azụta ite igwe. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
KY9FG | Ndị Juu gboo nara enwe ọchịchị Chineke site n'aka ndị nchụ aja. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1MI3J | Ị ga-alụrịrị di n'afọ a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O0DJ5 | Aga m alụ nwanyị di ojii ma m hụ otu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Ị na-aṅụ anụ ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
FDGQX | Ị gụrụ ego ụnyaahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
NFT8W | Kedu ebe onye nche paakị a nọ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SFFF7 | Ndị attendant ụgbọ elu na eyi ọtụtụ uwe na-egosipụta na ọbụ ọrụ ha | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TTZXY | Aga m azụta nri kọntinent n'ụlọ nri ndị Chaịna ahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | Ihe atụ zuru oke nke ọchịchị aka ike bụ onye agbata obi m na ezinụlọ ya | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ICYYT | Daalụ ọrụ bú ihe a na-ekele ndị na arụ ọrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
OPW23 | N'oge na-adịghị anya, nkịta na nwamba ga-abụ enyi. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
L5EFP | Nne ya sara mmiri ọkụ maka flarịasis | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
DB3P7 | Enwere ike iji ọka mee ọtụtụ ihe. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
NQ739 | E nwere ndị na-eleta ndị mmadụ n'ụgbọelu. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
RRTRF | Azụtara m akpa "macaroni" dịka a na-akpọ ya na bekee | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Akwa olee ka ị na-azụta? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
EW1KG | Kedụ mgbe I kpụrụ isi a? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
OV5FN | Agbusi anaghị enwe ntị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NUVZ7 | Fesbuk bụ sosha midia kasị nwe ndị ji ya eme ihe kwa ọnwa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HWQ30 | Auntị Ngọzi mamịrị akwụkwọ ha ụnyaahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | N'ezie! Enwere m ike ikuziri gị yahuu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
NQ739 | Chioma na-agba égwú n'ime ụlọ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
5207B | Ewebata ihe nkiri akwụkwọ akụkọ na narị afọ nke iri na itoolu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KQ7OA | A bịa n'ime broshuọ ahụ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
5YU30 | Igba mgba ga-aga n'ihu na-abụ ọrụ iwulite ike ọdịnala. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
FN6BU | Ọtụtụ afọ gara aga na Naịjirịa, nanị ụzọ e si eme njem bụ iji ụkwụ eme njem | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
IKVQU | Kedụ onye ga- egotere m bọọlụ ụkwụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AWT7J | Mgbe m ruru ebe ahu, okpasigo akupe ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VNCB3 | Ihe nkiri ịhụnanya bụ ihe nkiri gbasara ịhụnanya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1MI3J | Ị ga-abịa agbamaakwụkwọ m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
COH8B | Onye nkuzi asụsụ bekee ọ ga-akụziri anyị echi? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
H1W2A | Akụkọ ifo bụ ihe a mara amala 'akụkụ omenaala dị n' Naijiria | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
WE53K | A na-eji mmiri esi nri . | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SJQGI | A na-eji tebụl eme ihe maka iri nri, ebe oche na-enye oche maka ndị ahịa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VM3E7 | Ị lụrụ nwa agbọghọ ibe gị? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
WE53K | Anyị na Kanac na-enwe nzukọ na zụụmu ugbu a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Ee, aga m azụta iko ọzọ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Y66NA | Anyị na-enye ndị okenye biya ugbu a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
W4SW6 | Ọ goro onye ọka iwu ụnyahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TSW9K | Ọtụtụ mmadụ bịara na kọlchọral paaki ụbọchị indipendensi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
I76T4 | Oteela aka ndị wayo naara ya égo ya. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
A7OTR | Onye na-edebe akwụkwọ ga-elekọta ọbá akwụkwọ ụlọ akwụkwọ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
GE0YJ | Nwa mba nwere ụkwụ anọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | Ọgbatumtum ahụ enweghị ịnjin | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
HADYR | Abụ m nwa Maazị Chukwudi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
M8GC8 | Mbụli bara uru ije bụlie ụgbọala elu nwepụta ma ọ bụ banwe ụkwụ ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7YX68 | A ga na-amụta ụmụ nwoke kwa afọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KEH36 | Ndị otu m meriri egwuregwu bọọlụ volleyball | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TIZLH | A ga-enwe ngwa ọrụ ọlọrọ ọhụrụ n'obianihu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AK8RM | Ndị nkụzi aga ezukọ na staf ruum? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
DWY6G | Taya nke ọgba tum tum dị sentimita iri na asatọ ruo muo bu iri itoolu . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Aga mụ emepe akauntu na ụlọ akụ Wema. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
OXN5B | Mba, anyị agaghị agbagharị ebe a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LCQLA | "Nwata kwọchaa aka, o soro ọgaranya rie nri. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FFMXO | Akwụkwọ akụkọ ụwa Sọnụ bụbu otu n'ime udịri akwụkwọ akụkọ ụwa kachasị ochie | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | A ga-akwụsị elekere na egwuregwu basketị bọọlu ma refiri gbuo wịsụlụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
AX6F4 | Nnabata gị ga-abụ n'abalị a | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
L56JT | Ndị Igbo na eje ụka Katọlik erika | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
W82ES | E, Agwu ga-azuta ahu. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
DNCVK | Ịtụba únyí n'ime ihe mkpofu na-enyere aka idobe gburugburu ọcha. | igbo | female | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 14