audio audio | speaker_id string | text string | language string | gender string | age_range string | phase string |
|---|---|---|---|---|---|---|
6O5LM | Mmanwụ Eyo na-anọchi anya mmụọ ndị nna ochie ma na-ewetara obodo ahụ ngọzi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y2PV6 | Edemede a bụ maka akụlụ ngwa nri ndi si na mba ọzọ ma na ndị obodo anyị ji ya esi nri. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ETNPN | Ọ bụ n'ụlọ ndị iro m ka o dinara? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
8FAJ2 | Otu, abụọ, atọ, bụ ihe atụ nke nọmba kadinal. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AKM23 | Registra na-ahụ maka ndekọ ụmụ akwụkwọ, nnabata ụmụ akwụkwọ na ule na mahadum ọ bụla. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EL4KV | Ọtụtụ ahịhịa dịkwa na Naịjirịa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
C6B5P | a na-ahọrọ ndị ntorobịa mgbe niile ka ha bụrụ onye njikwa ụlọ akụ | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
2TL9F | Akụkụ ahụ niile mọrịnga nwere uru ahụike: mkpụrụ, akwụkwọ, mgbọrọgwọ na azụ osisi ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
M86OF | Enwere ụdị nri ụmụaka dị iche iche | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EW1KG | Kedu Onye ka unu họpụtara ga-achị unu? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
N20LS | Ejila ikwe suo ya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Adanna tapụrụ mbọ aka ya. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
M72L5 | N’oge ochie, a na-ewere ndị nwoke nwe osisi akwụ dịka ndị ọgaranya | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
KYQ7N | Ụmụ ahụhụ bụ ụmụ anụmanụ mbụ na-emepụta ofufe | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | Mụ na ụmụ m gara gbaa ọsọ na ama egwuregwu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ALJAE | Gi na nwanyị ahụ ọ na-akparịta ụka? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TJ4IY | Ị ga-aga gbaa ọgụ n'ike echi! | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EHZKW | A na-eji aspịrịn na-agwọ obere mgbu na isi ọwụwa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
K5504 | A ga-akpọkwa ịgbà Shango echi ka a kwanyere ugwu. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ICYYT | Akwụkwọ nri dị mkpa na nri anyị kwa ụbọchị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ALJAE | Kukumba ọ bụ mkpụrụ osisi ka ọ bụ akwukwo nri? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MMCJG | Obi na nwunye ya ga-eri nri n’ụlọ oriri na ọṅụṅụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ABL1R | Nna m ga-akọ ukwu banana n'ugbo ya | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
67NCL | Ee! Ndị Enugu meriri. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
GF7U9 | Ndị ọkpụ ụzụ bụ ha na-akpụ egbe | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
N0K1H | Ị chọrọ nlekọta pụrụ iche? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Ana m asụ asụsụ ise | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
9T0ZM | Anyị chefuru ọjị anyị ebe ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YWEWI | Ụfọdụ udide ga-egbu egbu, ebe ndị ọzọ agaghị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2PRGF | Ee e, o nweghị ekpenta. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
BF60U | Ọ̀ bụ ọkpụite a mere ite gị ndị ahu mara mma? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
XQJ64 | Ọgwụ anya ahụ gwụrụ n'izu gara aga | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | E nwere ụdị ọfiisi dị iche iche na Naịjirịa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
IFR8X | Ọtụtụ n'ime ime obodo enweghị nnukwu ụlọ ahịa | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
9GB45 | Mba, ọ jụrụ isi n'elu ụlọ gbadata ala | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HAD3H | N'oge gara aga, ọtụtụ ndị mmadụ na-arahụ ụra n'elu ute. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Ee, anyị nwere lekchọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Q55U1 | Onye na-eme egwuregwu na-ese wii wii tupu ọ gaa n'ọhịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EYVIF | Ndị okenye maara akọ akụkọ ifo | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
CTVOH | Gaa ka gị na ndị otu gị kpaa nkata! Ọ gwara ụnyaahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
X5FJO | Akụkọ ifo dị ebe niile mgbe gboo | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
71KHG | Ihe ka ọtụtụ n'ime ndị Chaina anaghị aghọta asụsụ Bekee. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
505FY | anyị enweghị mmanya mana anyị nwere mmiri. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
DGCFS | Gịnị ga-eme ma obi m kwụsị ịkụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
24PDV | Dika onye kraist iga edobe ụbọchi gud friday nsọ!! | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OW1SB | Naanị mákà ka a ga-eji dee ihe na mgbọodee ọcha ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Abịa n'Naịjịrịa, e nwere ebe mepere emepe. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
WWO7C | Tiokrasi bụ usoro a na eji -achị n'ụfọdụ nzukọ na Naịjirịa. il | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
DVMQ9 | Ị na-amụta banyere ihe ndị dị ndụ na ngalaba sayensị bayoloji. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5OTJZ | a na-esi na nkwụ enweta nkwụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
RJ8ZV | Nneka ga-abụ onye ọrụ inata ego na nnukwu ụlọ ahịa Jabị leki malite echi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ABCD | Onye nhazi na enye aka ihazi ka ihe si aga na ebe ana arụ ọrụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ICYYT | Kedụ onye kpọọrọ onye ákwásoro iko n'ike? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
E0H2N | Ọka dị ụtọ na-atọ ụtọ na osikapa e ghere eghe. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
9LWI3 | Ee, nne gara ọfici tata. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OJS2Y | Mba, agaghị m akpụ golimap | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
K5504 | Ndị nche na-echekwa ụmụ akwụkwọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
D7ZGT | Bupụ bọs ahụ site na ebe ahụ echi! | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
N31VK | Alexander Fleming chọpụtara penisiliini, ọgwụ nje mbụ sitere n'okike. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WRYO6 | Ụbọchị echimechi aha otutu gị bụ ụbọchị ole? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
PNKPN | Ilu bụ okwu na-egosipụta amamihe ma ọ bụ ndụmọdụ nkịtị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
V5U23 | Ike nwetara ọdi ya n'obi na intaneti mkpakọrịta nwoke na nwaanyị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TLTVN | Eterete nwere ụcha dị iche iche | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
CUQAA | Otu nkịta ọhịa si n'ime ọhịa pụta chụọ anyị ọsọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | A na-eji biya dị iche iche na gin kpọrọ nkụ dị ka ihe a chọrọ maka alụmdi na nwunye ọdịnala. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
CVPOW | Ịkpu ntutu isi na-eme ka o too ọfụma | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
0GXYI | Chika dọwara ụgbọ ala ya n'èzí ụnyahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | A gbara ya ajụjụ maka ị na-abịa ọrụ n'azụ oge. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
P64X7 | A na-azụ̀ azụ̀ na ọdọ mmiri. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
QKV3O | Ọ bụrụ na m bịa n'ọdụ ụgbọ mmiri, ị ga-ahapụ ngwongwo m? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
76A5J | Obinna zụtara trawza ọhụrụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
BZNF7 | Biko enwere m ike ịta mkpụrụ osisi ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KTKAB | Ọ maara asụsụ Chinese nke ọma n'ihi na ya na ndị China na-arụkọ ọrụ n'oge mbụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ARCE1 | Ọtụtụ ndị nkụzi na ekuzi akwụkwọ dị iche iche | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XXUWO | Agakwaghị achọ ntụ ntụ iji hichaa bọọdụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | Odara asusu Yoruba na ule ya | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
C3JUY | Kripto nwere oke ahịa nke mkpụrụ ego ruru nde iri abụọ na otu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JTVWO | Na mbụ, ejịghị akwụkwọ mụọ ihe n'ụlọ akwụkwọ sekọndịrị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A7IUR | Kedụ oge a ga-eli ozu ahụ? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
ML4CP | E nwere ike ịnya ụgbọala na flayova. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
71YVX | Ị na-ákwá yunifọm ụlọ akwụkwọ ọhụrụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | "PDP!" Onye ndọrọndọrọ ọchịchị ahụ na-eti. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
1NC97 | Chinwe na dị ya na-ehi ụra n'elu àkwà ndina. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | E mere nzukọ ọmụmụ ihe na Benin. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
YJ7CF | M ga-anakọta akpụkpọ ụkwụ m kwụrụ otu puku na narị ise na iri abụọ maka echi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
V9SCF | Nri oriri Evergreen hoteelu adighị ụtọ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
CU6DB | N'ezie, m ga-achọ ịmụta embroidri ụbọchị ụfọdụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3KO4P | Ha nọ na vilej sụkwé | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
U5MJR | Nne m na-akwadebe ibe eghe. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5UWP3 | Tobenna nwere ụlọ ahịa obibi akwụkwọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WLQ3F | Ọ na-arachaa kashụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WK4SC | Iwu bụ na ị ga-eji ọgụ! | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
VTIS3 | Agbamakwụkwọ ụka na-emetụtakarị emume okpukpe maka di na nwunye ahụ.. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | Igwe ọkụ eletrik na-eji ibe ntugharị amụba oghere n'ime osisi, igwe, ma ọ bụ ihe ndị ọzọ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
0E2OH | O mechara bido mkparịta ụka akwamikọ ya na enyi ya nwoke. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
I1LH5 | N'oge gara aga, anyị na-eji bọọdụ ede ozi dị mkpa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | Nwa atụrụ ahụ ọ bụ nke anyị? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
MILC4 | Oche dị n'ime palọ ya akaala. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
T5CCU | Kedu ihe butere mbelata nke taya? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
UFZFP | Ọ bụrụ na rizọọtụ digrii m zuo okè, aga m eje ife ala nna m afọ ọzọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 14