audio audioduration (s) 0.66 22.4 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 3 196 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
RXXL3 | A naghị ekele ụmụ nwoke ọdịnaal ekele nke oge a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LYY2Z | Onye kpọsaa ahịa ọkwụrụ a anọghị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | Ee, esiri m spaghetti ụnyaahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
1G6L9 | Obi hụrụ nne ya n'anya karịa nna ya mgbe ha ka nọ ndụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
KCZPI | E nwere mmanya di iche iche. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
QEIEN | a na-akpọ nwanyi amụrụ ụbọchị ụka, Ukamaka. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | Ebee ka ị ga-azụta ntu ntu? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ML4CP | Udara na-apụta n'oge Disemba. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
AUQR5 | Ụlọ a ruru unyi, enwere ọnya nwaududo n'ebe niile | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZBK8T | A na-ebutekarị ịba site na anwụnta Anọfelịsị nwanyị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Dọkịta ahụ kwuru na ụlọ nyocha ga-enyo ma ha ga ahu ọrịa ịba | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
EHZKW | Ị ga-eso m gaa siti echi!. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
3GXK2 | Mgbịrịgba, na-akpọ ndị kwesịrị ntụkwasị obi, alụlụụ ụtụtụ na-ekpuchi ala dị nsọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Ee, a ga m eji aki awusa ndị a mee karama ihe ọṅụṅụ abụọ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
24PDV | Nkà bụ ọrụ aka mmadụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
DWOV4 | O nyiri ya iwu ka ọ ga-kpa isi ọzọ! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Ụnụ ebi na ụlọ ala? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
D8NW5 | A na-eji éféré ekubiri nri | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1U9L8 | mba, anyi anaghi egbu anumanu ebea | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ZZ7N | I hichaala oche na tebulu dị n'ime ọfịịsi onye isi ụlọakwụkwọ anyị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JK1TH | Ị ga-aga ụlọ ọrụ redio echi? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
79WX9 | Ọ bụrụ na m bịa n'ọdụ ụgbọ mmiri, ị ga-ahapụ ngwongwo m? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5YU30 | Eji isi owu wee maara umunwaanyi dipa lifu. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
ICYYT | Echi, Ngozi ga-eleba anya nke ọma omume enyi ya. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
15P38 | Akụkọ ya banyere njem ya gụnyere nnukwu ihe banyere ikpa ákwà | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
VN2FF | Ezinụlọ ọ bụla n’ala Igbo fere ndị nna nna ha ofufe. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | Gbamgbam bú ihe oke ọnụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
VH2YZ | Ọtụtụ akwụkwọ akụkọ bụ maka ebumnuche mmụta. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
0GKXS | Akpa ego bu otu nari na ala igbo. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | Mee njem na obodo Lagos | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
GOXSC | Ndị eji akọ akụkọ ifo abụghị ezigbo kọọrọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Onye uweojii ahụ eyi yunifọm ndị uweoji wee bịa? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
1G6L9 | Ị gara oké ọhịa? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
WWKJZ | Wetara m ofe egusi anyị siri ụnyahụ!. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
YRW4E | Onye gbujiri osisi muringa ahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A68LD | ka m nọdụrụ ala ịkpụ isi, e chetara m oge mbụ m kpụrụ isi n'ụlọ mmanya a . | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
CVPOW | A na-eme emume nnabata nwunye mgbe ọ bụla nwunye ọhụrụ batara n'ezinụlọ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
39F7P | Ụlọ Ikpe ka a na-akpọ kọt. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Alụmdi ndị gey nwere ike ika nkụ n'ọdịnihu | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
CVPOW | Ife a na-akpo egwu eji aranye nnwa n'ụra bụ lulabai. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
H8R8E | Ndị nkuzi na-enwe nzukọ n'ime ọfici hedmasta. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Ọ gwara gị na ọ nọ na Dipatmentị Jiọlọjị? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Q2NRG | Ee, ọ ga-akụziri anyị asụsụ German echi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5BE32 | Gọọmentị na-etinye aka ma na-achịkwa ihe omume mba ọzọ gbaa gburugburu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
QKC6K | Ndị ọbịa bekee na-abiakwa n'ime ya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ILLI9 | I jere ilele ihe nkiri omenala? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XN0XH | Ọrụ na-adịkwa n'obodo mepere emepe. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
8FAJ2 | Naanị ụmụ nwanyị na-ahụ nsọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OX3B9 | E ji wọta kan agba mmiri n'ihe akọrọ n'ubi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2SOML | Aga m aga na Fest Banki itinye ego. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
HVFO6 | A gaghị agba nwoke na nwaanyị mụgoro nwa akwụkwọ n'ụlọụ́kà ndị Pentikostal | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
RSX9R | Mba, amaghị m ihe òtù àkpà ego pụtara na békèe | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
N5IYK | Ee, o sinyere mmiri na ketụlụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Kedu mgbe ndị ọcha ga-abịa agba mgbere ahịa n'ụlọ ọrụ? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
WAZ0O | Ahụrụ m ụlọ ndị mara mma dị n'siti ahụ n'anya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
BSM8R | A na-agba elekere na nkwọji aka | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2SNM1 | Ụmụ nwoke nwere olu miri emi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | A kụrụ nwata akwụkwọ kachaa adị ọcha n'ụlọakwụkwọ Obiọra aka. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
8GNG8 | Chọgharịa ugwu ma chọpụta ihe ebube ha zoro ezo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LPZW1 | Nwa ha ga-ata gị aru. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
5BA9X | Ezinụlọ a lụrụ di abụọ ma ọ bụ karịa na-enwe nna karịa otú, nne na ụmụ ha. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
71KHG | Ọrịa ndị dị ka ịba, ụkwara nta abụwo isi ihe na-akpata ọnwụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AU0N8 | Akwa dinma na gburugburu ebe obibi na-achọ mma, nkasi obi na nkwado jikọtara ọnụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Anyị ga-eje ụlọakụ Zeniti n'ụtụtụ echi. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
FB8WI | Nkparịta ụka n'adị n'etiti mmadụ abụọ maọbụ karịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
71KHG | Ọ na-eleta spa ahụ kwa izu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XDKJK | Ndị nkuzi ga-amata ndị na-emegbu mmadụ nọ na klaasị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Ada ga-edochi brọsh eze Emeka. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
CCYF5 | Ee, ekwentị na-akụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3U1RJ | Bọọlbụ ọkụ ole ka ị rere n'izu ụka gàrà aga? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EG7NC | Nhicha kwesịrị ekwesị na mmezi nke ime ụlọ ịwụ ahụ dị mkpa maka ịdị ọcha | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
HXYY4 | Enwere ike iji ihendori rie nri dị iche iche. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
N4I8F | ị kwesịrị ịzụrụ nne gị na-arịa ọrịa mkpụrụ osisi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SIITS | Mgbe m ga-aga Indiya, aga m amụ ime okpukpe Hindu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F53GS | Ee, eze obodo ekweghị echi ya echichi maka arụ o mere. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Nne Chioma na nwunye di ya bi n'udo | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
NI2UU | Ime malitere mebe nwaanyị ahụ n'etiti abalị, yabụ anyị ga-eji usoro ọdịnala naa ya nwa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ABCD | Ewu na-amụ ụmụ ha na ndụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
DIX2H | A chọrọ m ị ga huu dọkịta nke nwoke ahu echi | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
FJYQ8 | N'oge gboo, ọ bụ ahịa gbanwere ka ndị ahịa ji ere na azụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7SF63 | Ana esi na ede na onugbu emeputa ofe onugbu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O9S6N | Abum nwoke nke groom n'agbamakwụkwọ a | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
KQ7OA | Mazị Adiele na-eme oriri ekeresimesi? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
4VJWH | Ndị okenye gwara Amadi ekwule okwu na nzukọ ha maka na ọ nọghị n'otu ọ bụla. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BXQVO | Ọchịchị monaki bụ mgbe obodo nwere eze ma ọ bụ eze nwanyị nke ketara ọnọdụ ha | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SZZPZ | Ị ga-abịa zute m na mọọlụ? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
N4MC7 | Steepụ eji agbagọ elu na bee nwoke ahụ na enwu ọkụ n'abalị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KEX5S | Unu na-ere ube? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
GVOLW | Ndị bi n'okporo ámá nọ n'ihe ize ndụ nke ịbụ ndị omume ọjọọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
0LO5P | Mba! Etighi m mmọnwụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KVDWW | Osisi oji nwere uru n'omenala ala igbo. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
8N3PA | Nne m zụtara besti nọdụs n'ahịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
XSFPL | Okeke sị na ya agaghị enwe akaụntụ na Maịkrofịnansị Bankị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
QAPNQ | M ga-azụtara ụmụntakịrị bredị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
TFM8P | ịṅụ iyi so na ihe e ji aba na mmọnwụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
1KRWJ | A sara m efere ruru otu puku na mmemme ahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
QKC6K | Iju mmiri si n’osimiri buru ọtụtụ ụlọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
UT4AV | Onye njikwa ọdụ ụgbọ mmiri na-ahazi ọrụ ọdụ ụgbọ mmiri niile ma mejuputa atumatu na ọdụ ụgbọ mmiri. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BANKF | Igurube na-ata ihe a kụrụ n'ubi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GH0ZB | Alụmdi na nwunye dị n'etiti agbụrụ ga-abụ ụkpụrụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 13