audio audioduration (s) 0.84 20.2 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 3 217 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
9T0ZM | Anyị ga-aga ụbọchị ọkpa ọchị ahụ ga-abịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
505FY | uhịe ọcha bụ agba kacha amasị nwanne m nwanyị | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ZDFYL | Ọtụtụ ụlọakụ nwere ọdụ ebe ha kwụwara ìgwè na-enye ego | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Ee, imi ga-akpọchi gị maka azụzụ na-eme gị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
2ZU3C | Mmalite bụ ihe dị mkpa n'ọtụtụ obodo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Anya bụ maka ịhụ ụzọ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
K3986 | Breeki ụgbọala ahu dara makana ọ na anya ngwa ngwa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KNDCK | Ọ na-akparị m mgbe niile n'ịntanetị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5HANR | nne na nna ga-eso nwa ha bia echi? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
UXH4G | A na-emegbu ya n'ụzọ uche ruo mgbe ọ gburu onwe ya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
C3JUY | Siere m nri ozigbo ozigbo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
33EQT | A na-eji ekwentị eme oku na izipu ozi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Ọ bụghị gị cheputara akụkọ ifo a | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
4RTR0 | Onyeisi mahadum anyị gwara ndị ọrụ niile ka ha pụta kụọ osisi gburugburu ogige mahadum. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
KT0CR | Abali mbu na afọọ bu emume mbi afọọ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
YE8CF | Nwaanyị anaghị alụ ọtụtụ di dịka iwu ala Igbo siri dị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5F3CA | A na-eji ntụtụ ụlọ ọrụ mee mpempe akwụkwọ ọnụ ma ọ bụ na mgbidi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HAD3H | Ikenna kpụrụ ite abụọ ụnyaahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
D7ZGT | Ọtụtụ ụlọ akwụkwọ dị na Naijiria nwere ákwá akwụkwọ. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
ZS2AL | Ọ gbanwere akụkụ nke bevelu na-amị amị ka ọ bụrụ nha ziri ezi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1F3H0 | Lansi kọpura bú ọkwa ntakịrị n'amị | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
BSM8R | Jiri nwayọọ zọọ ọgbatumtum ya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2AY2I | Nne na nna m lụrụ afọ iri gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
RSX9R | Nne m mara mma nke ukwuu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
NQ0N9 | Nye enwe banana unu abụo abụrụ enyi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Anyị gara mgbe ndị Ọ́ká mere emume enwe imo. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
BDUUV | Nna gị aga-eso rie nọọdụs? | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
UFK7A | Usoro ezinaụlọ patriakial bụ ebe nna bụ onye mkpebi okwu | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
ICYYT | Anyị na-aga ụka na Sọnde. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Y9UDA | Ndị Igbo ji ịzụ anụ ụlọ kpọrọ ihe na mgbe gboo. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
N4I8F | Ị ga-ezute m n'ámá obodo echi! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OC7WZ | A na-agba afa nnwa. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
02EVM | Ị chọrọ ka m lụọ gị? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
FBJBF | Ee, ụlọ obibi ụmụakwụkwọ nke ụmụnwaanyị eteghị aka. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
JHTQF | Kwụsị ịdị na-ere mmanya n'ọdọ ụgbọelu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
505FY | Ị ga-ahụ ebe a na-ere azụ amịrị amị n'ahịa | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
X0K70 | Ọ bụghị naanị ehi ga-abụ anụmanụ a na-azụ maka mmiri ara ehi ha. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
97GBG | Ná nnọkọ ezinụlọ, nwanne papa m nke nwoke ji akụkọ ndị dị ogologo na-adọrọ mmasị anyị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
HAD3H | Ana m agụ akwụkwọ n'elu àkwà. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
KK4BC | Eze bụ onye nlekọta n'ụlọ mkpọrọ Afikpo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
X9AQV | Ọ gini mere i ji agbaso nwoke lụrụla nwunye: ị chọrọ ị bụ nwunye nke abụo ya? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9U14O | Kedụ ebe ọ ga-azụta chịkin paị? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
7PYWA | Ụkọchukwu mere nkwupụta ìgwè n'ụbọchị wensde gara aga | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
X0K70 | ngọzi kụrụ glasi moto m | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
DIX2H | A gara m agbamakwụkwọ ndị alakụba enyi m | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
SZVC4 | Ahịhịa kapeeti na-anabata ụkwụ efu, nnabata dị nro nke okike. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
P7MVH | Udiri isi ọkpụkpa gị a ọ bụ shuku? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
EHZKW | Ee, nne m nwere pọltrị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
K18W5 | Ebube nwere oke mgbu na ọbara ọgbụgba ka ebichara ya úgwù. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OA8ES | Saa ji ahu ma ọ bụrụ na iga esi ya! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
W7N98 | Ị ga-aṅụ mmiri ara ehi si na ehi? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EW1KG | Ee, aga m eyi uwe agha ụgbọ mmiri m agba akwụkwọ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
W70VE | ee, a ga m eji hotelu ahụ dịka ebe nnabata | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FCMZ4 | Oche na-adị na palọ na-amakarị ma na-ebukarị oche ndị ọ̀zọ́ dị n'ụlọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
U4LKT | Mmekọahụ bụ ụdị dị iche iche nke a na-amata ndị mmadụ na ha. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5VGPX | Ụlọ aja ka anyị bi oge anyị na-arụ ọrụ ugbo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
DFC52 | Mmanwu ndi Igbo na-agba egwu ogene | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O97O8 | Nkwukọrịta na-adịghị mma mebiri ezigbo ụzọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ICYYT | Oké iri nri mmanụ mmanụ na-ebute kolesterọlụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
CPSY6 | Ee, aga m azụta adapta ọhụrụ n'ahịa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
4M908 | Onye chọpụtara amị Naijiria bụ Glover Hausas. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OPW23 | Nwoke ahụ ji iwe were gbaa bọket ahụ ụkwụ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
3WCXG | Gaa akwamozu ahụ! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
8V3Z2 | Confucianism, dị ka oyibo kpọrọ ya,bụ okpukpe sitere na Chaịna. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9IMW3 | O dere ọtụtụ ihe na chọkbọọdu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7JMCL | Ehichabeghị m ụlọ mposi ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
RSX9R | Nna m esoghị m gaa n'ụlọ ndị agadi ụnyaahụ . | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ZZFYX | Ee, ihe ọkpụkpọ DVD anabataghị diski ochie ahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
1QI03 | Ị na ehicha béfrụm? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5YU30 | A naghị eji ụmụnwaanyị akpọrọ ihe n'ebe ụfọdụ n'ala Igbo mgbe gboo. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
6YMTI | e, mmiri na-agba n'ụlọ mkposi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3TUUW | Ee, eriri m nri ugboro atọ ụnyaahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5TJ84 | Ndị agha kwaturu ọchịchị Naijiria dị ugbu a. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | Ee, a akwuko nchuawu eme ihe maka ọgwụgwọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
OYVSJ | Ha ga-arahụ ụra n’elu àkwà ma ha lọta | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
NQ739 | Ọ ga-aga rịọ chi ala mgbaghara maka ọbara ọ kwafuru. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
K1OUG | Oriaku Emeka na-esu ihe n'ikwe kwa ụtụtụ ọbụla. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LZSHX | Ndị ụlọ ọrụ na-enwe spokesperson. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
HMX8A | Maazi Bright ga akuzi mmetụta dị na mmekọahụ iri mmadụ ahụ echi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F7JH3 | Ụlọ mkpọrọ Ikoyi dị na Naịjirịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LFAND | Nwanne m nwaanyị na-agba egwú ahụ ugboro ugboro | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
INEP5 | ụmụnwaanyị aka ụmụnwoke akụ asịrị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Soket a na-arụ ọrụ? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
UVJWO | Ahụrụ m Uju mgbe m gara ebe ana eri ji ọhụụ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
7AL3F | Nna ya ji ọka ụtọ eme njem | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MPC13 | Ndị obodo Chaịna na-ata ọchịchị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AH048 | Mmịnwụ ọ ga-egbu mmadụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Onye isi ụlọ akwụkwọ praịmarị ahụ ga-eji ụtarị gaa na klaasị niile dị n'ụlọ akwụkwọ ahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
EW1KG | Anyị gara leta ndị isi | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
1KOJD | Ogbu na mma na-ala na mma. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OWQZR | Achọrọ m mmanụ zuru ezu iji sie Taco | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
76A5J | N'ezie, azụrụ m karọt zuru ezu na Spar ụnyaahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7F2Y | Ahụrụ m igwe n'emume iri ji ọhụrụ ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O4AL6 | Ka nwoke ghara ịza efulefu, ya gbaa mbọ na-elekọta ezinaụlọ ya anya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BCWQZ | Ụmụada Igbo na-achọ mma site n'ike isi na nkecha maọbụ ntecha iru a na-akpọ mekọp. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
4HXLA | Ụmụ akwụkwọ nọọsu ndị ahu ga-abịa ebea maka ngagharị wọọdu ụlọ ọgwụ ha | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | I bụ nwanne injinia? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
6J722 | Ụlọ ọrụ mmụta ọha dị n'akụkụ ụlọ mbikọ m. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
0JOZC | Ị makwa na Nkechi sere ọtọ ya zigara nwoke ọ na amaghị n'aha seks chatịn. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Ụlọ oriri na ọṅụṅụ ahụ dị n'Nkpor na azụ kwa ụbọchị beluso ụbọchị ụka | igbo | male | 30-over | phase 2 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 12