audio audioduration (s) 0.48 25.6 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 2 270 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
RSX9R | Nna m ji ego ayọrọ achọ ndụmọdụ n'aka arụsị. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
E07NH | Jisọs Kraịst mere ọnye ngwọrọ ọ gaa ije n'akwụkwọnsọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
K3986 | Ee, na kọnzọlteshọn ruum ka dọkịta ahụ nọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
N4YJ4 | Kedu ihe bụ Nọmba ọwa maka Akụkọ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EO9VO | Ndị nkuzi ga-akụziri anyị abụ ọdịnala. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PLN8J | Dọkịnta sịrị na o nwere ọrịa akụrụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZY4E5 | Nga Naijiria adịghị mma ọjije. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
3DKDB | A na-eghe mkpụrụ kashuu eghe | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BKPSY | Mkparịta ụka anyị ga-esi ike! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ENP75 | Ị siri ma ọ bụ ghee ahụekere ndị ahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Eh, amaram na ha nwetere ngọzi ụnyaahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
SWLEG | Ọrụ nta akụkọ na Naịjirịa bụ ihe ize ndụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Agwọ batara na be ha ụnyaahụ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
SWPR5 | Olee mgbe i ga ebido iwe ihe ubi? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
VN2FF | E ji nri ose mara ndị Yoruba | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
TFM8P | Ee, corporal nọ n'okpuru otu onye agha na ndị agha | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
Y9S3Z | Gwam otu ilu ị maara! Onye nkụzi ahụ kwuru | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SQAOW | Chinedu ga akowa maka nke nghọrị dị na ya a na-akpo triksta stori. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
9VRRM | Kedu ụzọ eji eme njem n'oge gara aga? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LM1HE | A ga-ekpe onye gburu mmadụ ahụ ikpe n'ụlọ ikpe n'izu na-abịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | iku onye gi na ya bi n'ime ụlọ ga-achọ mgbochi site na mmata n'ọdịnihu. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
X8QPZ | Ụnụ ọ na-abịa na njedebe ihe nkiri ahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5GZLH | Ajọ okporo ụzọ akpatala mkpọchi ụgbọala n'okporo ụzọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
MMCJG | Obi debara aha na ọdụ mgbatị ahụ di na ogige n'ọnwa gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
QNCX3 | Tinubu merịrị ntulịaka ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EVWXX | Njide onwe onye bụ omume nke iguzogide ọnwụnwa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LLGMY | Ụmụ nwoke ahụ gbara mgba ụnyaahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
O4AL6 | Ụzọ isi nri kachasị ọnụ ala ugbu a bụ ìgwè latrik eji esi nri. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
G18FO | Wasaapụ nna m mebiri emebi. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OPW23 | Ọtụtụ ụlọ akwụkwọ gọọment praịmarị na Naijiria enweghị onye nche. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
OPW23 | Mba, ọ bụghị onyeisi oche ọhụrụ ahụ. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
1G6L9 | Mkpụrụ ọka anyị natara Maazi Íke mèrè ofụma | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
O9XI4 | Eji mkpịsịodee ede ihe n'ụlọakwụkwọ sekọndịrị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NCKN5 | Ikenna na Ada na-ayị ọyị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NTLAR | Onye ọrụ ụlọ akụ ga-enyere ya imepe akaụntụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
UL5US | Yipu traụza ahụ ozigbo! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
TTFVW | Akụkọ na-atọ ndị okenye ụtọ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
NJF4H | Ejere m ozi na Ebonyi steeti dịka onye na-ahụ maka ụlọ ọrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2PRGF | Mba, ebìghị m úgwù. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
QXQ73 | Chi kpọrọ ya n’afọ gara aga. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Chika ga-abụ igwe na-esote site na ntụgharị. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
N4I8F | Ị ga-ekpochasị ala ubi tupu ịmalite ọrụ ugbo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GOBUQ | Ọ tụrụ asị na o nwere nwamba n' ụlọ ya. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
1NLEN | Onye isi egwuregwu na achikọba ihe egwuregwu ụlọ akwụkwọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SWXF8 | Ọfịs onyeisi ọmụmụ na-adịkarị n'ụlọ nhazi. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
NL0RK | Ogige mmiri m gara n'afọ gara aga mara mma nke ukwuu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BSM8R | Eji eserese azịza mara pati bekee kpọrọ All Progressive Congress | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | Ikenna ga-aba ụgbọelu echi | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
0ZIHY | Onye na akwa ugboala gwara m ego ole passengers kwuru maka ibu ha,ogwakwara gi? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZT4BQ | Ọchịchị onyekwuoucheya bụ Gọọmentị nke ndị mmadụ na-ahọpụta onye ga-achị ha. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
3DKDB | Emere katuun maka ụmụaka. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Agaghị m akwụ onye ọkwọ ụgbọ ala ụgwọ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
VH2YZ | "Si n'ụlọ akirika ahụ pụọ ugbu a!" Onye agbataobi Uche tirii mkpu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
1G6L9 | Ndị ohi mịrị fuwelu na tanki ogbatumtum onye agbatobi n'abalị. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
VH2YZ | Ndị Britain bụ ndị mbịarachịwa mba Afrịka. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
OWQZR | Tankị fuel ụgbọala na-ejide gas na-eme ka ọgba tum tum gbaba | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
BSGJX | Nne na nna ga-akọrọ ụmụ ha akụkọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
W3OMU | Iwu ga-aga n'iru na-agwado ndị ihe ike meturu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A68LD | Ọ gwara ya ụnyaahụ " Dịrị ya ime" | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
01H1G | Ọtụtụ osisi dị ugbu a ka ga-adị n'ọdịnihu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
E4XBU | Onye nkụzi ahụ nyere anyị ọrụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | Maaketa anyị ọ pụtala? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
FX51F | Ụlọ oriri na ọṅụṅụ nke obodo mepere emepe na-adị oke ọnụahịa . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
505FY | Kedu mgbe ikpeazụ ị nyochara gonorrhea? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
VI5DY | I funu go ebe o nabara na ime ụlọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
T3FXT | Nna ya nwụnahụrụ ya mgbe ọ bụ nwata | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KQ4LH | Ee, edere m ule ụnyaahụ | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
3LIBO | Taya ọgba tum tum dara afọ mgbe m jì ya rịgoro élú ntu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | Nmà usekwu m gbajiri echi gara aga. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
P7MVH | Éè, a hụrụ ofe akwụ n'anya | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
J43VT | Ọ na-amịkpọ anụ n'ekwu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5P7PE | Mmesike ụlọ na eduba na mkparịa anụ ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MUBM7 | Ada gburu esu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1ZG52 | A mụrụ ụmụ ọhụrụ na-enweghị ezé. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
55GL7 | E nwere ezinaụlọ ndị ha na ndị agbata obi ha enweghị ezi mmekọrịta. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
EW1KG | Ndị Ezza n'Ebonyi steeti nwere otu ọgbọ ndị ntorobịa akpọrọ Igwebuike | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
KLRJI | Choice Hotel bụ ụlọ oriri na ọṅụṅụ na-ewu ewu na Awka | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
0EPUT | Obi m adịghịkwa afụ ụfụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
R35J2 | Nne m si na akụkọ ifo na-amasị ya mgbe ọ dị obere. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Okporoko nwere ụdịdị na nha dị iche iche. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
G7RXO | Ee, afọ ime m dị ọnwa ise. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | Ọ sị na ọ bụ nna ya nwe ọfisi ahụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
LZGUB | Ị nwere ike idozi ọgba tum tum ụnyaahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
GCX1M | Wepu agwa ahụ echi! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RG41A | Nna m gburu agụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
67X64 | Enwere ọtụtụ udiri isi ụmụnwoke taata. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
EHZKW | Ụlọ ihe nkiri bụ maka ime ihe nkiri. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
BNHF0 | Na Naijirịa, nne bụ onye na-esikarị nri | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | Kedu aha dekịa ị na-akpọga ụmụ gị? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
Y2JBO | Onye ọkwọ ụgbọala bọọsụ ahụ gbara okpọrọ ụzọ awara awara gawa Enugwu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O756L | Ha emechaala nzukọ n'ime ụlọ nzukọ? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
KV886 | E nwere ebe ndobe anụọhịa iri atọ na abụọ na Naijiria | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
52EN1 | Tetracịclịn bụ ọgwụ nje nke ndị dọkịta depụtara. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
ZOC6S | Ọsa ahụ ọ zuru akwụ ọzọ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
D2NWB | Amina ghọgburu Soma n'ọnwa gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WHLDK | Waya na eme ga ọkụ eletrik na aga. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
GOBUQ | Onye njem ụgbọelu ahụ chezọrọ akpa ya n' ọdọụgbọelu n' ihi ozi ihe mberede. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
876OP | Ndị nchekwa ọhịa ọhụrụ ahụ ewere dị otu narị na iri itoolu na asatọ ka a ga-egosipụta nye ọhaneze ụbọchị Monde. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Kọnọktọ eletrik na-ekwe ka ọkụ ga n'ime ya | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
PNKPN | A ga-eji ite na-esi nri | igbo | female | 18-29 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 14