audio audioduration (s) 0.36 27.8 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 5 278 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
A68LD | Arụrụ m azu ụnyaahụ. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
Q55U1 | Onye akịtekị sere ụlọ ahụ bịara ụnyaahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Lahachita! train ahu no ebea! | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
5KIZI | Ọ kwụsịrị ise sịga afọ abụọ gara aga n'ihi ụmụ ya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LJM35 | Oriakụ ibeji jiri ọmụ nkwụ di ya wetara wee kpaa nkata. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MAXX0 | Èé, ana etinye pịsaris n'ime ike | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
PRDGU | Kedu mgbe ị banyere ụlọ akwụkwọ praịmarị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OYVSJ | Nwa nwanne m na-edupụta m n'agbamakwụkwọ m | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ABL1R | Ezịnụlo gara ezumịke na kano steetị | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
A7OTR | Nkịta ahụ bụ nke Yinka n'onwe ya | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
OWQZR | Nwa ewu ahụ nwụrụ n'ihi agụụ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
V9SCF | Ị ga-azụta sadin echi? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
08BB7 | A na-akpọ nkịta na-eto eto nwa nkita. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
D33PR | Ọ ga-agwa gị ọgwụ ị ga-aṅụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9U14O | Kedụ nọọsụ ghọrọ nwa a? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
8LNF1 | Mụ na ndị enyi m ga-eji ọgba tum tum anyị gaa njem okporo ụzọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BHENS | Amadi zụtara otu puku, narị ise na iri itoolu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
KOFKN | Ee, M ga-asụ akpụ ahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2OSQA | a na m eghe unere ugbua, Aga m etinye nnu? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
N20LS | Ndị ụka alakụba anaghị agba onye abụghị onye otu ha akwụkwọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
WH7LI | Onye nche ọnụ ụzọ ga-emechi ọnụ ụzọ ámá n'oge adịghị anya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Ee, weita ahụ ewetala ányị́ ụ́gwọ́ anyị́ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
7FIGY | Ị ga-aba ụgbọ mmiri n'ọdụ ụgbọ mmiri a! | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
MQXEJ | Nwunye kaptain ahụ mụrụ nnwa nwaanyị ụnyaahụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
T0K12 | M ga-ezitere gị ụfọdụ mkpụrụ osisi si n'ime ime izu ụka na-abịa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SH6JQ | Kulochi na-etinye ma obu enwepu ike site na injin ọgba tum tum | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
U0YKJ | Ngwọ emeela m ugboro abụọ n'afọ a. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
HCBXX | Jee kpatara m ahịhịa achara tii ozugbo! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
J0V01 | Ee,a na akwanyere ndi agha ugwu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | Onye nwee ụlọakwụkwọ Delight International ọ chụpụrụ onye nkụzi English? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
QZD4O | Mụ na klaasịmetị m na-enwe mkpakọrịta | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3DKDB | Sementi dizi oke onu na Najirịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
N1OJS | Ọnwa ụfọdụ nwere ụbọchị iri atọ na otu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
V6ZW9 | Kwụsị ịja enyi gị asịrị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ICYYT | Anyị a gafeela flaị ova tupu ị jụọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
S0IUW | Azụ akwụkwọ akụkọ ahụ ga-ebu akụkọ egwuregwu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
HW40B | Eh, paalọ m dị ọcha. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | Na palọ ka a na-anabata ndi obia. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
I5SKX | A gwara m ya ka o jiri uri anya na-acha brawụn tee m na nkuanya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
FPCO8 | Ọ jụrụ iyi uwe agbamakwụkwọ ọcha. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
YEJ4Z | Ndị Ijipt ga na-asụ Arabic mgbe niile n'ọdịnihu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
X8QPZ | A ma m na ha ga-enye m ọkwa ikemba echi. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Mba, jaakị ahụ adịghị n'ime akpati ụgbọ ala | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
ML4CP | Chioma kwesịrị ihicha tebụl dị n'akụkụ akwa m. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
FKUO3 | M chịrị ọchị nke ukwuu mgbe m lere ihe nkiri ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CCAXL | Ị na-aga ulo ezimuike ndi isi ala ugbu a? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OV5FN | Ụzọ ọzọ ịgụ ọnụọgụgụ bụ iji nhazị site n'usoro dị ka nke mbụ, nke abụọ, nke atọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | Ụlọ ezimuike mba ndi Swizz na-enye ọrụ ịsa ákwà n'efu naanị echi. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
0L8GS | A na-eji maskịn teepu ekpuchi íhé ndị achọghị ka pentị tee. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
02EVM | Ị gatula ụlọ oriri na ọṅụṅụ Port Harcourt? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
1G6L9 | Anyị ga-eje leta ndị nọ n'ọrịa ma e mesịa | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
8R1TE | Ana m achọ ebe m ga-azụta brọsh eji asa eze | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
AHERA | Nne m ji ogiri sie ofe. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
0547X | Mazi Elekwa nwere ụkwụ abaa shụụ afọ asaa. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
KCZPI | Ọ sịrị anyi, ya anwakwana anwa nwụọ ọgwụ akịrị ahụ ọzọ. | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
ED9I6 | Ada ga-ekpe ekpere na mgbede. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
GPY9O | Onye meriri ntuliaka gọvanọ n'Imo steeti? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
101AB | Iwu bụ na ị ga-ekwu eziokwu ma ọ bụrụ na ị chọrọ igafe ule ajụjụ ọnụ nke echi! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
94AF5 | Ị ga-atufu akwụkwọ ahụ! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
0OV4M | Ee ụmụaka emebiela ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WAZ3S | Akwụkwọ Moringa bụ ọgwụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
72G2G | Papa nnukwu m ga-agwa anyị ogologo akụkọ n'abalị a | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2QXR0 | Akawo bụ ụlọ ọrụ ego mbụ na Naịjirịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1G6L9 | A kwadoro m achara tii iji gwọọ ịba. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
SLIN9 | A gaghị echefu ụbọchị nnwere onwe Naịjirịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | N'ọnwa gara aga, Chioma na Uchenna riri mkpụrụ kashu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
8ZAL9 | Ụmụaka ahụ anaghị enyere nne ha aka. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
EHZKW | Mgbe mmanya na-egbu mmadụ, o jighị anya ya eme Ihe ọbụla ọ na-eme. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
YGAWD | O bu eziokwu na alaomajijiji mere na Germany unyahu? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
OK5G7 | Nwanne m nwoke na-emere m anyaụfụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A3HEC | Mu na nwanne nna m ga-abia n'ehihie a | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5XA6C | A kpọrọ m ya na ekwe ntị, mụ na ya wee kwutee okwu aka | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
4FS0G | E ji oja ete egwu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ICYYT | Ndị nchekwa iwu ha ga-anọ n'ọdụ ụgbọ elu? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
XDKJK | Igwe onyonyo na-enye ohere ịnweta ọdịnaya dị iche iche. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
O0DJ5 | Agaghị m ege akụkọ Naijirịa ọzọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EW1KG | Ọ sịrị na eziokwu bụ ndụ | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
BTA3P | Nne gi agara ahia Nkwo di n'Enugwu? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
SWXF8 | Dipatmentị Rediọlọji ga-anabata naanị ụmụ akwụkwọ iri ise n'afọ a | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
FCMZ4 | Egwu Osadebe ahụ biara mee ka ndi mmadụ hapụ ihe nile ha na emee. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OWQZR | Ibi ụkwụ na ewe ihe dịka minutes iri maọbụ iri abụọ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
O756L | Onye isi dịpatmenti anyị egbuola oge. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
HXYY4 | Ememe na-ejikọta anyị, jiri eriri na aduchi obodo site na mkpụrụ obi gbasasịrị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y5468 | Enwetara m ihe nyakashi site na iji aguba nwere atụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
DD9NE | N'oge gara aga, ọ na-esiri ike ibipụta akwụkwọ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
R6KN4 | Ee, ọ ga-akụ osisi akịoyibo na ngwuru ya. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
64B0I | Mba, achọghị m ịzụta okooko. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
NRF5E | Nna m bụ onyeisi ndị otu ọgbọ ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
P7MVH | Ndị nna nna anyị ha ejeghi ụlọ akwụkwọ praimarị | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
OYVSJ | Ee, ọ gụrụ egwu ụbọchị sọnde | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
HADYR | Nna m jere igbu akwụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BPZ54 | onye nnyemaka njem ahụ nyere aka nke ukwuu | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
UIPNX | Nwoke ahụ nwụrụ n'ihi ọnụ a bụrụ ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2OSQA | ọ gwara m ka m ghara iji ọgwụ eze ya ọzọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | A zụtara m ntụ adịgboroja | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
XFZVD | Mmọnwụ ga-abukwa nchekwa n'obodo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
I2PQ4 | Emume iri ji ọhụrụ bụ otu n'ime emume ndị a na-eme n'ámá obodo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
02EVM | Chike nyere m sọketị anọ n'efu. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
OPW23 | Chike ga akwa ala echi! | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
HVFO6 | Ndị ọrụ eletrik ga-abia ịgbanwe waya ndị ahụ mebiri emebi. | igbo | female | 6-17 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 14