audio audioduration (s) 0.72 24.1 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 1 228 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
40E8N | Kedu onye ga-eso m na akụkọ ifo ọnwa na Fraịde? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | Ọ bụ Nneka Obi bụ gemụ pịrịfetị skuluu anyị. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
OYVSJ | Olee ememe ịkwa ozu e nyere ya? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
IQ61Z | Kedụ ihe bụ asụsụ Blaabin ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
VH2YZ | mmanya na-akacha mma mgbe a na-agba egwu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
TFM8P | Kedụ ebe ụlọakwụkwọ praịmarị gọọmenti nwe dị ebe a? | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
NI2UU | Ịnyịnya igwe nwere ike jiri nwayọọ nwayọọ gbanwee n'ọdịnihu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
PI8SV | Ị nyadochara osisi ahụ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
2NS86 | N'ala Igbo, onye ọ bụla ọ bụ ihe ọjọọ ọ mere gburu ya, a na-atufu ya n'ajọ ọhịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
6UXNA | Iwa akwa bụ maka ụmụ nwoke na-etolite nwoke. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8CPQ7 | Jide n'aka na ị mechiri ngwa nju oyi mgbe ịmechara | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
5HMDV | Eji ìgwè wee rụọ hama | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7A57E | Ụlọ akụ Maịkrofinans adịghị ḿmá maka ónyé ndọrọ ndọrọ ọchịchị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
RVIIN | O gỌ sịrị na televishọnu ka ha si mebie ugbo ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Ụlọ ezumezu bụ oghere enyere maka ịnabata mmemme agụmakwụkwọ dị iche iche | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
HKUVT | A na-akwanyere ndị ọrụ ụlọ akụ ùgwù nke ukwuu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Ị ga-aga mịa anụ ahụ! | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
LDI0V | Achọrọ m itinye vidịo mụ na Tịk Tọkụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
MTME6 | Enyi ya nwụrụ Kai Kai | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
JR13M | Ọ na-amasị m i siri ụmụaka nri | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | N'izu gara aga, anyị mere emume nne m dị ka dọkịta na-awa ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
6O8PG | Ha ga akpa nkata etu ha ga esi ebido ire mango na ihu ulo ha | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ICYYT | Ndị na-agụ akwụkwọ na mahadum na-ahụta onwe ha dịka chi nye ndị ọgbọ ha | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
8XHX3 | ndị na-akpụ isi na-eji ọkụ eletrik akpụ isi | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RQIBS | A na-enwe ugbo n’ụlọakwụkwọ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
WE53K | Anyị niile so ya mee ememme mgbe anyị mụchara nke ọma | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
SWXF8 | Onye ọrụ ugbo ahụ rọpụtara ụzọ ọzọ esi enye ihe ndị ọ kụrụ mmiri. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
Y5NE0 | Mgbe gboo, ndị nna nna anyị anaghị eji ntuliaka ahọpụta ndị ọchịchị. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
WEH8K | N'afọ ndị na-abịa abịa, a ga-enwekwu ọtụtụ ọdụ ụgbọala na Nigeria. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
1NLEN | Onye nkụzi klas ha na-eji maka ojii ede ihe oge ọ bụla | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
8FC3I | E dosere ozu ahụ n'ụlọ aja ụrọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | Sọketị na enye ọkụ na ngwa eletriki. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
CURGP | Na metonymy, a na-ezo aka n'echiche site n'aha ihe jikọrọ ya na ya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
64B0I | A ga-ebupụ akwa nhicha anyị n'ụtụtụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
I2PQ4 | Kedụ aha ụgbọelu mbụ febatara na Naijiria? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Eze ekwuputala na onye ọ bụla e jidere na-ezu ohi ga-anọchi ihe o zuru ugboro abụọ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
F8KB2 | Ee, m na onye akaụntantị ahụ na-enwe nzukọ ugbu a | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
WEH8K | Enweghị nhatanha dịgidere n'akụkọ ihe mere eme niile, na-amachi ohere yana na-aga n'ihu n'usoro ọha mmadụ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
072SF | Ụmụ akwụkwọ si mahadum uyo bịara mahadum anyi n'ọnwa gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
2PRGF | Emetụla ọgba tum tum nna m aka! | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
H9MNH | Abacha bụ nri obodo na mpaghara ọwụwa anyanwụ Naijiria | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
HCBXX | Ha ga-aga ịzụtara m trọfị bea | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ZZFYX | Ee,Mazi okoro kporo m maka nraranye nwa ya. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
HE06O | Aga m ata akị ilu maka na azụzụ ji m aka. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ARZK5 | Enyere m nwanne m nwaanyị karọtụ ka ọ taa | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
NUVZ7 | Biko tutuo isi gi n okpucha gi isi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Chuka doziri mgbakọ na mwepụ na bọọdụ ọcha na Mọnde. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
BHLAX | akwụkwọ nta akụkọ nyocha gụnyere nyocha miri emi na akụkọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
505FY | E nwere ụdị hama dị iche iche | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
CVPOW | Ụmụntakịrị ahụ nwere nnọọ obi ụtọ na ogige ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
F0YSL | Onye kọndọktọ enyerọ m chenji mụ ụnyaahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
PPAAE | Otu agwa mbe nwere n'akụkọ ifo ọbụla bụ ịghọ aghụghọ | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
RICUT | Nna m amaghị-esi agwa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Ndi ọzi nri n'ọdụ egbọ elụ bu ndi ọbụ oru ha ije ozi mana nye kwa nri n'ọdụ ụgbọ elu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
G8STG | Ee! Onye nkụzi chụbara ụmụ akwụkwọ mgbe ezumike gasịrị. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
Z8HFU | E nwere ukwu oroma n'ụlọ gị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
I6KAT | A ga-ana eji anụ esi nri ruo echi. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
1COAZ | Omenala Igbo akwadoghi mmekọahụ n'etiti nwoke na nwoke. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Enwere ọgwụ ndị ị na-enwere mmetụta? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
O3SWE | Mba, o wepuru akaụntụ Fezbuk ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EBQEP | Nnanne nwoke ndi nne na nna bụ akụkụ nke ezinụlọ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
R6KN4 | Ọdụm ga-egbu ewu áhụ̀. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
W4SW6 | A na-arụ ụlọ ebe a na-elekọta ụmụaka maka ụmụntakịrị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Ahụrụ m ụlọ oriri na ọṅụṅụ ahụ a rụrụ n'obodo m | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
7USD5 | Ugbua n'afọ gara-aga bitcoin dị oke ọnụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
1G6L9 | M sonyeere ndị otu ijikere nsogbu n'afọ gara aga iji nyere aka jikwaa ọgba aghara. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
J3HMQ | Ee, Chioma ji ịntanetị arụ ọrụ e nyere ya n'ụlọ akwụkwọ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
H4UDH | Ị ga-azụta mkpụrụ osisi na nkata ma ị gaa ahịa ime obodo dị na Nkalagụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
JR13M | Ọ bụ onye nkwarụ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | M ga-aṅụ ọgwụ a ugboro atọ taa? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
94JU3 | A na-echekwa isi ahịa Enugu nke ọma | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
F0YSL | Ụfọdụ batruum na-enwe akwa na-ekpuchi ebe a na-asa arụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ZW5UL | E ji ọgwụ azọ mmadụ ndu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
LDI0V | Akpa osikapa ole ka ị na-azụ n'aka anyị? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
O9S6N | onye ọkwá nkà nwere teepu uhie | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
EW1KG | Ọ bụ ihe bekee kpọrọ flier ka ụfọdụ ndị ụka na-ebipụtakarị | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
S00US | Ee, ndị nkuzi asụsụ bịara n'ebe m na-agwụ akwụkwọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
1F4KO | ofe nkwụ na akwụkwọ ilu ka ndị Anambra ma. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
UJ5JZ | Ewekwala ihe abụghị nke gị! | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5YIAR | A ga-enwe olile anya maka egwu regee, mgbe ọtụtụ ndị na-agụ egwú regee ga-esonye na ụlọ ọrụ ahụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
505FY | E ji uri anya achọ mma. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
BOT2F | Ee, nke a bụ nọmba wasapụ m. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
VBW2V | Ndị obodo ahụ na-enweta nkasi obi na mkpali n'ime akụkọ mgbe ochie. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NQ739 | Amụtara m abụ ọdịnaala abụọ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
P64X7 | Ebuka bụ ọmụmaatụ aha ọdịnala | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
DD9NE | A bịa n'obodo ọban, ha bi n'ebe e kewepụtara ndị gọọmentị | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
PRDGU | Nwoke ahụ lụrụ ọtụtụ nwunye asaa n'otu oge | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
5AGCH | Bini so n'otu obodo ochie Naijiria | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
08NN5 | Ee, ọ bụ onye na-ekwu n'ikuku. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YS4VU | Mahadum Ignatius ajuru nwere nani otu ụlọ mbikọ ụmụ nwoke. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
CWDVI | Mụ na ndị enyi m na-eri fufu na ofe egusi n'ụlọ mmanya kwa ehihie. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
FB8WI | Ọha wivon dị mkpa maka wivon gị | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
505FY | Nwunye nna gị a bụ ezigbo mmadụ? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
O9S6N | Nwoke ịlụ ụbara nwaanyị anaghị amasị m. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
UJ89J | Ee, nna m ga-azụta tiketi ịga hụ Fino na yuniti paakị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
YWTOP | Tranfọma ogbe anyi gbara ọkụ ụnyahụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
OPW23 | Ndị na-eme ntuli aka ga-eme mkpọsa. | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
YIZBR | Ndị agha ikuku ga-arụ ọrụ ikuku n'izu na-abịa. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
OPW23 | Gaa gwuo egwu n'ezi | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
JOQ69 | Shọpin mọll nwere ndị na-ehicha ihe, ndị ọrụ nchekwa, onye njikwa, na-arụ ọrụ ebe ahụ. | igbo | male | 6-17 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 15