igbo_input
stringlengths
34
936
eng_output
stringlengths
21
688
na-agbaghara kama ọ bụ usoro e mụtara mkpọpụta onye mmeri a bụ ihe m na-agbagha.”
It is not forgiving but rather the learned process of pronouncing this champion that I am questioning.”
Akụkọ kachasị n'abalị: Ị hụla ndị ga-anọchite Naịjirịa n'asọmpi iko mbaụwa?
Biggest story of the night: Have you seen who will represent Nigeria in the World Cup?
Paul Offu bụkwa ụkọchukwu ọzọ na-arụ ọrụ n'Enugwu nke ndị omekome wakporo ma gbuo.
Paul Offu is another pastor working in Enugu who was attacked and killed by criminals.
Nkwenye ụfọdụ ndị Igbo bụ na Igbo si na mba Izrel bịa na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ Naijiria bịa biri.
The belief of some Igbo people is that the Igbo came from the country of Israel to settle in the Eastern part of Nigeria.
Onye uweojii ahụ kwukwara na ya ga-emegwara ogbugbu ndị agha gburu ndị otu ha atọ na Taraba.
The police officer also said that he will avenge the killing of three members of their group in Taraba.
Nkọwa foto, Nwa nwaanyị ndị ọgbaaghara metụtara kachasị ata ahụhụ
Photo explanation, women suffers most in a disaster area.
Ọtụtụ ndị mmadụ gụnyere onyeisi ndị Indigenous People of Biafra bụ Nnamdi Kanu katọrọ ya bụ iwu.
Many people, including the leader of the Indigenous People of Biafra, Nnamdi Kanu, condemned the law.
Ọ bụ onye Ọlụ chọrọ ịnọchite anya 'Imo West' n'ụlọomeiwu ukwu.
He is a Labor candidate who wants to represent 'Imo West' in the National Assembly.
O kwuru sị " Anyị nọ n'ajọ ọnọdụ, mu onwe m nọ n'ajọ ọnọdụ. Onye gwara gị na anyị na-eme ọfụma na-asị asị. "
He said "We are in a bad mood, I myself is any in a bad. Whoever told you that we are doing well is lying to you.
Indigenous People of Biafra (Ipob) na alaka ọgụ ha bụ Eastern Security Network (ESN) bụ otu na-agba mbọ ka e kewapụta mpaghara Ọwụwa Anyanwụ ochie na Naịjiria ka ọ bụrụ ebe a ma dịka Biafra.
The Indigenous People of Biafra (Ipob) and their militant branch, the Eastern Security Network (ESN), is a group that is trying to separate the old Eastern region from Nigeria into a place like Biafra.
Nkọwa foto, Idemmiri a achụpụla ndị mmadụ na be ha na steeti kariri anọ na Naịjirịa
Photo Description: The flood has displaced people from their homes in more than four states in Nigeria
Ngalaba na-ahụ maka ọgwụgwọ ọrịa na-efe efe akpọrọ NCDC n'ịchafụ ekwuola na ọrịa Iba Lasa awakpoola ala Naịjirịa ọzọ.
The National Center for Disease Control and Prevention (NCDC) has announced that the virus has spread to Nigeria.
Nkọwa foto, Abramovich gbara afọ iri ise na atọ bụ onye nwe otu Chelsea
Photo caption 53-year-old Abramovich is the owner of Chelsea
Stevens-Johnson syndrome: Ọgwụ mebiri emebi kpuru m isi - Odunze Vivian
Stevens-Johnson syndrome: Damaged medicine blinded me - Odunze Vivian
Kayode Thomas bụ ọnụ na-ekwuru Minista ahụ n'ekwenti ịjụta ya maka ego IAAF na-ekwu na ha kwụfere NFA.
Kayode Thomas was the one who spoke to the Minister on the phone to ask him about the money the IAAF claims to have given to the NFA.
Ndị welitere isi n' ala Igbo ekwuola na mmegbu na mkpagbu, adịghị n'otu na nkịtị ndị gọvanọ ọwụwa Anyanwụ na-agba so na ihe butere ndakpọ ọnọdụ nchekwa n'Ọwụwa Anyanwụ,
Those top men in Igbo land have said that oppression and persecution, inconsistency and silence by the Eastern governors are among the factors that have led to the collapse of the security situation in the East.
Nkọwa foto, Ozi Donald Trump wepụtara na Twitter maka ngagharaịiwe so ọnwụ George Floyd
Photo explanation, the message Donald Trump posted on Twitter account about the protest over the death of George Floyd
Ụgbọala na-agagharịkwa mana o rughị etu ọ na-adị mgbe ihe niile zuru oke.
The car also moves but not as much as it used to when everything was perfect.
Gụọ akụkọ a n'uju ebe a: Anyị ka ji ndị anyị natara nde $2.8 n'Enugu - EFCC
Read the full story here: We still owe the people we received $2.8 million from Enugu - EFCC
@sidramatics kwuru na Onigbinde ị nara ọkwa n'ọchịchị Buhari ma gbara ọsọ wepụ akara Twitter ya na-egosi n'ọbụ onye ego kachasị mkpa.
@sidramatics said that Onigbinde took a position in Buhari's administration and rushed to remove his Twitter account that shows him as the most important person.
Ndị uweojii n'Enugwu ekwuola na ha ga-emebi ogbunigwe a chọpụtara liri n'ala site n'oge agha.
The police in Enugu have said that they will destroy the bomb they discovered buried in the ground during the war.
O kwukwara sị na ha na-agba mbọ ịhụ na aka nwụchiri ndị a wakporo Ekweremadu, makana iwu mba Jamini kwuru na mwakpo ọbụla metụtara onye ọchịchị si mba ọzọ ga-ebute oge n'ụlọmkpọrọ.
He also said that they are trying to ensure that those who attacked Ekweremadu are arrested, but Jamini's national law says that any attack involving a foreign official will result in jail time.
Cheta na ya bụ Ekpere Adoration abali Fraịde bụ nke ọkwụsịrị ka mgbe 2020 n'ihi ọrịa Corona Virus.
Remember that it is the Friday night Adoration Prayer that has been canceled since 2020 due to the Corona Virus.
Onweghị ezinụlọ anaghị enwe esemokwu, kama ihe dị mkpa bụ e sechaa okwu, edozie.
There is no family without conflict, but what is important is to clear up the issues and resolve them
Ha abụọ dịcha mma, mana e nwere mgbe ahụ mmadụ na-anabata otu karịa ibe ya.
Both are good, but there are times when one accepts one over the other.
N'okwu ya: "Anyị gbachi nkịtị ka mba ndị ọzọ na-ebubata ngwaahịa n'ụzọ ezighi ezi, ọ ga-eme ka nkọpụta nri na Naịjirịa nwụọ kpam kpam."
In his words: "We are silent as other countries import products in the wrong way, it will make food production in Nigeria completely dead."
Nke BBC ma bụ eziokwu bụ na ọgbakọ steeti ndị Ugwu Naịjirịa nwere nkwekọrịta na ha ga-akpọla ụmụakwụkwọ almajiri nọ steeti ha be nne na nna ha.
According to the BBC, the truth is that the state assembly of Northern Nigeria has an agreement that they will invite almajiri students in their state to their parents.
Ha nwere nghọtahie banyere etu egwu ha si ada nke mere ka onye bụbu onye ndu ha bụ Godwin Opara dọwara pụọ,bido 'Kabaka'. Livinus na Ichita mechara pụọ,ya afọdụ Warrior,onye kpokọbara ndị egwu ọzọ bido nke ya- Sir Warrior & His Oriental Brothers.
They had a disagreement over the sound of their music which led to the departure of their former leader, Godwin Opara, to form 'Kabaka'. Livinus and Ichita later left, leaving Warrior, who gathered another band to start his own - Sir Warrior & His Oriental Brothers.
Nnamdi Kanu: O nweghị mgbe m kwuru na m ga-akpọlata ndị Ipob nọ Saụt Afrịka
Nnamdi Kanu: I never said that I would bring back IPOB loyalists into South Africa
Mana ndị APC weghachiri ikpe ahụ ka ụlọikpe kachasị lebagharịa ya anya.
But the APC returned the case to the highest court to review it.
Nke afọ a ka njo, nke bụ na isi ụmụnwaanyị dị 137 alaala maka tigbuo zọgbuo dị na ezinụlọ.
This year there is a crime, which is that 137 female heads died for domestic violence.
N'Enugwu taa otu ụmụnwaanyị kwụrụ onwe nka nke Juliet Kaego kpokobara emela ngagharị iwe na ụzọ ma na ahịa.
In Enugu today, a group of women who paid for themselves, collected by Juliet Kaego, have protested on the streets and in the market.
Ụbọchị mbụ n'ọnwa Ọktoba dị ezigbo mkpa nye ndị Naịjirịa, ọ bụ ụbọchị Naịjirịa nwere onwe ya site n'aka ọchịchị ndị Briten.
The first day in the month of October is very important to Nigeria, it was when Nigeria got her independent from the British.
Achalla kwuru na Mazị Kanu ka na-agagharị na-eme njem ịgwa Ndigbo niile bi na mba ụwa uru Biafra baara ha ma ha nweta ya.
Achalla said that Mr. Kanu is still traveling to tell all the Ndigbo people living in the world that Biafra will benefit them if they get it.
N'ozi Dọkita Isi Ataga, nwanne Maazị Ataga, nyere ndị ntaakụkọ o kwuru na nyocha e mere ozu nwaamadị ahụ na-egosi na-atara ya ahụhụ nke ukwuu, kee ya agbụ, kechịe ya ọnụ, tupu asugbuo ya.
In a statement, Dr. Isi Ataga, Mr. Ataga's brother, told reporters that the examination of the man's body showed that he had been severely tortured, chained and gagged, before being killed.
Otu egwu bọọlụ Arsenal na-atule ịhọrọ Mikel Arteta ka ọ bụrụ onye nkuzi ha.
Arsenal Football Club are considering appointing Mikel Arteta as their coach.
Taa ka Nelson Mandela gbara afọ 100 ma ọ bụrụ na ọ dị ndụ.
Today Nelson Mandela would have been 100 years old if he was alive.
O tiri mkpu: "Biko zụọ nu m o, nwanne m nwaanyị chọrọ iri m na ndụ.
He shouted: "Please help me, my sister wants to eat me alive.
BBC Igbo gbara mbọ inwete Ọkaiwu Ejiofor n'ekwentị ya mana ọ mịtaghị mkpụrụ.
BBC Igbo tried to reach Attorney Ejiofor on his phone but to no avail.
Ha sị na n'agbanyeghi na ụfọdụ n'ime ha na-akwado ka e nyefee Ndịda Naịjirịa ọchịchị maka udo na ịdị n'otu nke Naịjirịa, ọgbakọ ha anabataghi atụmatụ ahụ dịka ọgbakọ ndị gọvanọ ndịda Naịjirịa siri kwuo ya ma ncha.
They said that although some of them are in favor of transferring the government to Southern Nigeria for the peace and unity of Nigeria, their council did not accept the plan as the governors' conference of southern Nigeria said it.
Mana ọbụghị naanị ndị ụka alakụba na-eji mmiri asacha otule maha gacha mposi.
But it is not only the mosques that use water to wash the toilet.
Nkọwa foto, Ndị amara ikpe ọnwụ maka igba mgbere ọgwụ ike
Photo caption People sentenced to death for drug abuse
Ndị uweoji enyela aha nwoke ahụ ka Travis Reinking dị afọ iri abụọ n'itoolu bụ onye si obodo Illinois ebe ha jisiike na-achọ ya.
The police have given the name of the man as Travis Reinking who is 29 years old who is from Illinois where they are looking for him.
3. Akwụkwọ ndị uweojii nke gosiri mpụta ntụliaka na ọgbọ 366 ndịa gosiri na nke ndị Okaiwu Hope Uzodinma jị bụ eziokwu.
The police documents whch shows the election results of 366 wards has proven that the document Hope Udodimma lawyers have are true
Onyeisi otu a kpọrọ 'Imo State Muslim Council' bụ Basheer Uwakwe, sokwa mee njem a.
The chairman of the group called 'Imo State Muslim Council', Basheer Uwakwe, also took part in the trip.
Anyị emeghi njem gaa ogige ESN n'Abia na Wenezde - Ndị agha
We did not go to ESN camp in Abia state on Wednesday - The Army.
Lee ihe ha zara ka ajụrụ ha ka ọ dị mma ịgba ọgwụ mgbochi:
Here's what they said when asked if it's safe to get vaccinated:
Nkọwa foto, Ngalaba NDLEA na-ebuso ibu ọgwụike agha na Naịjirịa
Photo description, NDLEA Organisation that fight drugs trafficking in Nigeria.
Dọkịta Abdullahi kwuru na ọ dị mma iri nri ga-enye ihe ọma n'ahụ dịka akwụkwọ nri, mkpụrụ osisi na mmiri ọṅụṅụ.
Dr. Abdullahi said that it is good to eat foods that will give good things to the body such as vegetables, fruits and drinking water.
Onye egwu ndị Manchesyer United bụ Paul Pogba, tafuru isi ọ tara n'ihu poostu, nke kara ime ka ndị otu ya sata goolu Hazard.
Manchester United player, Paul Pogba, lost his head in front of the post, which caused his team to score Hazard's goal.
Cheta na ndị ọrụ nchekwa DSS wuchiri n'ụlọ ndị omeiwu taa ma gbochie ha ịba n'ime ọgba ụlọomeiwu.
Remember that the DSS security guards closed the parliament building today and prevented them from entering the parliament cave.
Ihe e ji Dexamethasone agwọ kpọmkwem bụ ọrịa ahụ ọzịza a kpọrọ 'Edema' na bekee, ọkachasị nke metụtara n'akpịrị nakwa akụkụ ndị e ji eku ume (Brochus).
What is specifically treated with Dexamethasone is the swelling disease called 'Edema' in English, especially in the throat and the respiratory tract (Brochus).
Mgbe ahu ka Buhari si na nwunye bu onye isi ekwu.
Then Buhari spoke to the president's wife.
@MrIconz na-akụkụ nke ya na-ewe ezigbo iwe na gịnị mere ndị mmadụ ga-apụta na-ekele onye a ji aka ha tinye na-ọkwa ọchịchị dịka onyeisiala?
@MrIconz for his part is very upset that why would people come out to congratulate someone who they put in office as president?
Nwaanyị a aha ya bụ Keira Bell kwuru na ndị dọkịta akọwaraghị ya nke ọma oge ọ chọrọ igbanwe onwe ya.
The woman whose name is Keira Bell said that the doctor didn't explained very well when he wants to change himself.
Onye na-agbara Tottenham bọolụ bụ Dele Alli etinyela aka n'akwụkwọ ga-agbatị ọnụnọ ya na Tottenham rue afọ 2024.
Tottenham winger Dele Alli has signed a contract to extend his stay at Tottenham until 2024.
Akụkọ juru mba ụwa bụ na ụlọọrụ Cambridge Analytica na Facebook jiri ozi ọtụtụ ndị mmadụ dị na Facebook eme ndọrọ ndọrọ ntuliaka.
The international news is that the company Cambridge Analytica and Facebook used the information of many people on Facebook to influence the election.
N'aka nke ọzọ ka osote onyeisi ndị uweojii nke Rivas steeti bụ Chuks Enwonwu gwara umuwnayi a na ha ka na-eme nyocha.
On the other hand the deputy commissioner of the police of Rivers state who is Chuks Enwonwu told this women that they are still investigating.
Abdullahi kpọrọ nne na nna Aisha n'ekwentị ka ha kwụọ ụgwọ n'isi nwa ha bụ Aisha tupu aka ndị uweojii akpara ha.
Abdullahi called Aisha's parents on the phone to pay the debt on their daughter Aisha's head before the police arrested them.
Nwata akwụkwọ ahụ na-achọghị ka a kpọpụta aha ya gwara BBC Igbo na ụda ahụ mere ka ụmụakwụkwọ ndị ọzọ gbaharịwa na-achọ ebe nchekwa.
The school child who doesn't want his name to be mentioned told BBC Igbo the sound made the students to started running around looking for protection
Ike jaja mere ka onye Briten jiri kwuo na ọ bụrụ na egbughi jaja na o nweghị onye ya na Jaja ga-amanwu aka.
Jaja's power caused the British to say that if Jaja is not killed, no one with Jaja will die.
Ọnụ otu egwuregwu Liverpool bụ sọ ọchị n'Anfield ebe ha ji goolu abụọ enweghị asisa mechie Porto ọnụ.
Liverpool's team was the laughing stock at Anfield as they shut out Porto with two goalless goals.
Ndị Gana na ndị Naịjirịa na-adọri onwe ha na soshal midia maka njem nwada mba Amerịka na-eti egwu bụ Cardi B mere na mba ndị a.
Ghanaians and Nigerians are fighting each other on social media for the tour of American singer Cardi B in these countries.
O kwukwara na ndị uweojii ehiwela ọgbakọ nyocha ga-agụnye otu ndị na-ahụ maka ikike dịrị onwe ka ha nandị uweojii rụkọọ ọrụ n'inyocha ikpe gbasara mmegide ikike dịrị onye.
He also said that the police have established an investigation team that will include a group of people who oversee personal rights to work with the police in investigating cases of violation of personal rights.
Ndị ọzọ kwuru na maka ụdịrị ike ọ kpaara Chelsea oge ọ na-agba bọọlụ, na ọ gaghị amasị ha ka ọ bata mechuo ihu ya na aha ya.
Others said that because of the kind of power he had in Chelsea when he was playing football, they would not like him to come in and cover his face and name.
Ka ọ dị ugbua, mmadụ anọ anwụọla n'aka ya bụ ọrịa, nke mere ka egwu baa ndị mmadụ ahụ n'ọwụwa anyanwụ Afrịka.
So far, four people have died from the disease, which has caused fear among people in East Africa.
Ọ bụ eziokwu na Umahi chụrụ ndị otu ya na-arụ ọrụ n'okpuruọchịchị Anyim Pius?
Is it true that Umahi sacked his members that are working under the leadership of Anyim Pius?
Ọ sịrị na ọ na-eju ya anya na ndị Naịjirịa anaghị akụrụ Buhari aka n'itute akụnaụba Naịjirịa site n'ọnwụnwụ ọnwụrụ.
He said that he is surprised that Nigerians are not supporting Buhari in raising the economy of Nigeria from the death.
Elephantiasis: Lee etu anwụnta nwere ike isi butere gị 'ụkwụ aba shoe'
Elephantiasis: How Mosquitoes Can Give You 'Shoe's Foot'
Otu 'World Health Organisation' gosikwara nchekasị ha n'ụdịrị coronavirus a ma baa ya aha dịka 'Omicron'.
The 'World Health Organisation' has also expressed concern over this type of coronavirus and named it as 'Omicron'.
Otu ọkachamara n'ihe gbasara ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ Japhet Omojuwa kọwaara BBC etu njịkọ pati ndị a ga-esi rụọ ọrụ.
A political expert, Japhet Omojuwa, explained to the BBC how these party links will work.
Ụnyaahụ, ka ndị na-akwado Babajide Sanwo-Olu na-aṅụrị maka mmeri ha che na o merịri na ntuliaka imeụlọ nke APC mere na Legọs, ndị pati ahụ hibere maka nhazi ntuliaka ahụ kwuru na ihe niile emere ụbọchị ahụ gara werewere.
Yesterday, while supporters of Babajide Sanwo-Olu were rejoicing over their alleged victory in the APC local elections held in Lagos, the party's organizing committee said that everything that had been done that day had gone to waste.
Gọọmentị etiti enyela iwu ka emepe ụlọakwụkwọ isii ọzọ na Naịjirịa
The federal government has ordered the opening of six more schools in Nigeria
Otu onye bụ onye obodo ahụ na-achọghị ka akpọọ aha ya gwara BBC Igbo na Igwe Ndukwe nke ndị ọrụ nchekwa gbapụtara n'aka ndị omekome n'ụbọchị Mọnde gbara ama na ndị omekome ahụ gburu Igwe Ogbu na onyeisi ndị ntorobịa obodo ahụ n'ihu ya.
A resident of the village who did not wish to be named told BBC Igbo that Igwe Ndukwe who was rescued by security forces from the criminals on Monday testified that the criminals killed Igwe Ogbu and the youth leader of the village on his face.
Ndị anyị jụru sị na ọ ka bụ n'asịrị ka ha na-anụ maka nke a.
The people we asked said that it's still a rumor that they are hearing.
Nkea mere ka ọtụtụ nke mmadụ bido na-atụharị akwụkwọ nso n'asụsụ obodo ha nke gụnyere okwu Bekee.
This has led many people to start reading books in their native language which includes English words.
Nkeji 77: Fernandinho anwaala ike ya ịgba shọotụ, mana isi apụtaghị.
77th minute: Fernandinho tries his best to shoot, but the goal doesn't come out
Mana o kwuru na ha nwere mmetụta na enweghi ezie ebe a na-akpoga ndị nwere lasa fiva
But he said that they felt that there was no place to call people with lasa fever
Ọ bụrụ na 'hormones' ndị a apụtaghị etu o kwesịrị, ọ ga-eme ka 'Thyroid' malite ibu ibu.
If these 'hormones' do not appear as they should, it will cause the 'Thyroid' to start getting bigger.
Ka ọdị ugbua, ụmụakwụkwọ abụọ a ka nọ na Bosnia-Herzegovina.
As it is now, This two students are still in Bosnia-Herzegovina.
Na mpaghara dị iche iche, ndị ntorobia zikọrịtara onwe ha ozi na soshal midia ka ha gbakọọ hụ na ha debanyere aha ma nwee ike inweta ya bụ PVC.
In different areas, the youth communicated with each other on social media to ensure that they are registered and able to obtain the PVC.
Dịka i na-eme ihe ndị a niile nke a gbaa mbọ hụ na nnu abaghị na ya bụ ọka bido na mbido rue na njedebe. Nnu banye ọ ga-agbatọ nrị ọka ahụ mee ka o mebie na- egbughị oge.
As you do all these things make sure that there is no salt in it and it is corn from the beginning to the end. Salt in it will dissolve the grain and cause it to spoil without delay.
Ka e chee 'clinical trials' tupu e kwuo n' ọgwụ a anyị nwetara na-agwọ coronavirus.
Let's think of 'clinical trials' before saying that this medicine we got cures the coronavirus.
Bishọp Okpaleke ga-abụ Bishọp mbụ nke dayosisi ọhụrụ a e kewapụtara na mpaghara dayosisi Ọka.
Bishop Okpaleke will be the first Bishop of the new diocese that was carved out from the diocese of Awka.
George Akume chịburu Benue steeti so na ndị nwere agba a gwara buru ute ha lawa na ntụliaka ụlọomeiwu ukwu e mere na 2019.
George Akume, the former governor of Benue state, was among the colored people who were told to take their mats home in the 2019 general election.
Ras Kimono: Onye ga-echefu 'Under pressure' - Ihe ndị mmadụ na-ekwu
Ras Kimono: Who Will Forget 'Under Pressure' - What People Are Saying
Nke a abụghị mbụ a ga-ahụ ọtụtụ PVC ndị mmadụ a wụfuru awufu. N’ọnwa Julaị 2022, a hụrụ ọtụtụ PVC ndị mmadụ ka ha tọgbọ n'ala n'Imo nakwa Bayelsa Steeti.
This is not the first time that many PVCs have been found dumped by people. In July 2022, many people were seen lying on the ground in Imo and Bayelsa State.
Saraki: Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka ya ịzọ ọkwa onyeisiala.
Saraki: What people are talking about running for president.
Kalonzo agaghị ebe Odinga mere mmeme iṅụ iyi a, mana tupu nke a eme, gọọmenti etiti mba Kenya wepụrụ ndị nche o nweburu dịka osote onyeisiala mba Kenya.
Kalonzo did not attend Odinga's swearing-in ceremony, but before this happened, the Kenyan federal government removed the bodyguards he had as the vice president of Kenya.
Kemgbe mmeri ha nwere n'afọ 1966, Ingland agabeghị karịa agba nke anọ otu ugboro. Mana nke a akwụsịghị mba ndị iji ụmụafọ ha na-agba bọọlụ na otu egwuregwu na-agba n' Premia Lig.
Since their triumph in 1966, England have not progressed beyond the fourth round once. But this did not stop the countries that use their natives to play football in the Premier League
Nwaanyị Igbo ọbụla ma uru ị nọ n'otu ụmụnwaanyị obodo ya maọbụ obodo ebe a na-alụ bara.
Every Igbo woman knows the value of being in the women's group of her country or the country where she is getting married.
Gọọmentị kwesịrị ileba anya n'okwu agụghị akwụkwọ na enweghị orụ bụ nke kpatara ndị ntorobịa bi na mpaghara ugwu Naijiria ji esonyere ndị Boko Haram.
The government should address the issue of illiteracy and unemployment which is the reason why youths living in the northern part of Nigeria join Boko Haram.
Ọ dọkwara aka na ntị ka ndị ọbụla bi nso ebe ahụ nye efe maka mmeru ahụ.
He also warned everyone living near the place to flee from the attack.
Ụlọọrụ EFCC kpụpụrụ Iwu n'ụlọikpe n'ụbọchị Tọzde n'ihi nrụrụaka ego dị otu ijeri naịra na ọma abụọ.
Law was hauled to court by the EFCC on Thursday over two billion naira embezzlement.
Ndị na-eri nri ọnụ ntagharị a nakwaghị atụrụ ime ọsịsọ n'ime otu afọ dịka akụkọ gbasara ọmụmụ mmadụ ji kwuo.
people who eat junks food don't get pregnant fast within one year according to reproductive facts
Ọ sị na Ipob bụ otu gọọmentị Naịjirịa machiri amachi na ha enweghi ikike ọbụla inwe nzukọ.
He said that IPOB is a group that Nigeria Government has banned and that they do not have any right to have a meeting.
A katọọla ọbịbịa ndị gọvanọ si mba Nijie bịara ikwado Buhari n'achụmnta vootu ya
They have criticize the visit of governors from Niger to support Buhari in his campaign for votes.
Otu onye Opeji bụ Babatunde Adesoji gwara BBC na egwu na obi mmapụ ejidela ndị obodo ha kemgbe ndị Fulani na-achị-ehi wuchiri obodo ahụ na ngwucha izu ụka.
A resident of Opeji, Babatunde Adesoji, told the BBC that fear and violence have gripped his community since Fulani herdsmen overran the village at the weekend.
Ihe ndị ọzọ ha rịọkwara bụ ka a kwụsị mmekpa ahụ nke a na-emekpa ndị mmadụ na steeti ahụ, nwakpo ụmụnwaanyị na akwụna
Other things they demanded was to end the torture of people in the state, attacks on women and prostitution.
O kwukwara na ọ bụrụ ndị Fulani bi n'Anambra na gọọmentị dị nkwadobe ịlebanye okwu ahụ anya.
He said that if its for the Fulani living in Anambra that government will look into it.