Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
audio
audioduration (s)
0.96
24.4
text
stringlengths
3
270
speaker_id
int64
1
1
Mekaniiki ahụ ka na-arụ otu ụgbọala ahụ kemgbe ụtụtụ
1
Munye ọkụ ahụ echi!
1
Igbe balọt bụ ebe ana-atụnye akwụkwọ ntuliaka ya.
1
John onye na-ese ihe na-ese ụlọ nzukọ obodo.
1
N'oge gara aga, e mebighi pipeline mmanụ ole na ole.
1
E nwere ulo ogwu Maka ndi isi na adichaghi mma. Ndi nwere isi mgbaka
1
Ndị ọbịa chọtara anyị nọ na palọ.
1
Gaa kpọọ ụkọchukwu!
1
Ị chọrọ ka m lụọ gị?
1
Ee, Ụlọma ga-akpata gị ísí owu ahụ.
1
Ude jere ịtụfuo ihe na dusibini
1
Na omenala, ndị na-ere ahịa na-ahazi ngwa ahịa ha na ikpo, nkata, na crates, na-emepụta ihe ngosi mara mma na nke na-adọrọ mmasị.
1
Nna m na-aṅụ mmiri akwụkwọ pọọpọ iji gwụọ taịfọd.
1
Anyị ga-ahụ ụmụ anụmanụ na rezav egwuregwu ahụ
1
E nwere ulo ogwu Maka ndi isi na adichaghi mma. Ndi nwere isi mgbaka
1
Eji m aziza kwochaa n'ụtụtụ a.
1
Nọọsụ ahụ bịara maka nlekọta ụlọ n'izu gara aga?
1
Ee, Ụlọma ga-akpata gị ísí owu ahụ.
1
Ọ dịtụbeghị mgbe m na-esi nri n'enweghị ịgbakwunye galiki
1
Ọ ga-aga scanụ n'ọnwa isii ya
1
Sunday bú mmalite izu ụka.
1
Mba, ọ bụghị m mebiri asileretọ ya
1
Obikwelu kwuru na Indomi na-eme kansa.
1
Aga m aga n'ụlọ ọba ego a na-akpọ "merchant bank" na bekee iga bite ego
1
Ọ bụ na ore ọgwụ achọghị inye gị ọgwụ Paracetamol ahụ?
1
Igbe balọt bụ ebe ana-atụnye akwụkwọ ntuliaka ya.
1
Ndị mmadụ n'otu n'otu nwere ike ịnwe ụgbọ elu
1
Ịkpa akwa Ghana bụ otu n'ime ntutu isi ụmụ nwanyị
1
Agazikwala na boutiki ahụ ọzọ!!!
1
Ndị hụrụ ibe ha n'anya na-eji okwu na-adi ụsọ
1
Chisom wepụrụ akaụntụ ya na Fesbuk
1
Ị zụtara ngaji ụnyaahụ?
1
Ijeoma rụrụ nnukwu ụlọ n'obodo ya
1
E nwere ọtụtụ anwụnta na mpaghara a n'ihi gota ha ruru unyi
1
ọ catapillars na ghọọ urukurubụba
1
Ndanda ọkụ na-enye ọtita na-egbu mgbu.
1
Mmanya kachasị amasị m bụ mmanya vaịn.
1
Ọ biara paspọt kụntrol, chefuo paspọt ya!
1
Amara agaghị aṅụ mmiri onugbo ahụ echi.
1
Ugboro ole ka m kpọrọ nwa ahụ?
1
Nọdụ ala ebe ahu! Kirie ihe ha ga-eme echi
1
Emego enwe na isi ya?
1
Ị́ ga-eji poteto airish eme mpekere?
1
Emeka bu nwa nwoke nzuzu.
1
Ọ ga-aga scanụ n'ọnwa isii ya
1
Onye na-emepụta ejiji agaghị emepe ụlọ ahịa ya echi
1
Akwụkwọ akụkọ a gbasara Pete Edochie anaghị ekwu eziokwu
1
Ọ ga-aga scanụ n'ọnwa isii ya
1
Ghichaa bọọdụ ahụ ma klas ahụ gacha!
1
Ọ bụ onye nkwarụ?
1
Anyị gara ịhụ ya n'ụlọ ọrụ ya.
1
Baar bụ ebe ana ere mmanya okachasi nke na-aba n'anya, n'ime hotelú.
1
Ụdị edozi isi nke Gorimakpa na-eme ka isi awọ na-egbuke egbuke.
1
Ibu gị agaghị akarị keeji iri abụọ ma ọ bụrụ na njem gị bụ lokaalụ
1
Kedu ọgwụ ị ga-azụta maka ụkwara?
1
Nọdụ ala ebe ahu! Kirie ihe ha ga-eme echi
1
Ụjọ tụrụ ọdụm nke mere na ọ abịaghị ọzọ.
1
Obi ji aka tigbo zugbo, achị ezinaụlọ ya
1
Enwere ụkọ gaasi na Owerri
1
Nne Ada ji ọṅụ na-ere tanjerịn n'akụkụ okporo ụzọ.
1
Gaa zaa ime ụlọ!
1
A na-eji ihe mmeghe emeghe mmanya
1
asi na usu bu ogbuanuobara
1
Ọ bụ Ada siri nri ahụ.
1
Munye ọkụ ahụ echi!
1
Ana m eji ehicha ụlọ mposi hypo .
1
Nigeria ọ na eme ọchịchị onye kwuo uche ya?
1
Ada bu onye nọs.
1
Ị ga amụta efik!
1
Nna m ji hama, otu n'ime ngwaọrụ eji akụ ihe kụba ntu n'ime osisi
1
Ọ dịtụbeghị mgbe m na-esi nri n'enweghị ịgbakwunye galiki
1
Kwụọ ụtụ isi gị ma ọ bụ a tụọ gị nra!
1
Ọ bụ na ore ọgwụ achọghị inye gị ọgwụ Paracetamol ahụ?
1
Agazikwala na boutiki ahụ ọzọ!!!
1
gi na eze o nwere mkparịta ụka?
1
Papa m agaghị achọ ka m si n’okpukpe ezinụlọ ọzọ lụọ
1
A na-eji ihe mmeghe emeghe mmanya
1
Ọ biara paspọt kụntrol, chefuo paspọt ya!
1
Emego enwe na isi ya?
1
Chika onye akwa akwa na-edozi uwe agbamakwụkwọ anyị.
1
Ọtụtụ ndị mmadụ na edobe igwe onyonyo n'ime ụlọ.
1
Asịrị m ya mezie breki ọgba tum tum m.
1
A ga-eme mmemme ji ọhụrụ n'afọ ọzọ?
1
Ọ bu màkà na nwa mba anyị nwụrụ na ụtụtụ taa
1
Ibu gị agaghị akarị keeji iri abụọ ma ọ bụrụ na njem gị bụ lokaalụ
1
Mbe n'eluigwe bu otu n'ime akụkọ ifo ama ama na Naijiria
1
akụkọ ifo ụfọdụ na-akụzi ezi omume
1
Aga m ebidokwa ọrụ ọnwa isii m mụchara nnwa.
1
Gaa kpọọ ụkọchukwu!
1
Ị na-akọrọ ha akụkọ ifo?
1
Baar bụ ebe ana ere mmanya okachasi nke na-aba n'anya, n'ime hotelú.
1
Emeka bu nwa nwoke nzuzu.
1
ọ catapillars na ghọọ urukurubụba
1
Ụmụnne Chika so na ndị ashebi ya.
1
Mmanya kachasị amasị m bụ mmanya vaịn.
1
Ọ bụ onye a zụrụ azụ na-ebi ụmụ nwoke úgwù, na-ejikarị ngwa ọdịnala na usoro ọdịnala eme ya.
1
Toro toro bụ nnukwu nnụnụ na eyi akwa ga eme ha bụrụ nwa toro toro
1
Ule onwere ta bu asusu Igbo
1
Ọ bụ na ore ọgwụ achọghị inye gị ọgwụ Paracetamol ahụ?
1
Mba, ọ nọ na nga
1
End of preview. Expand in Data Studio

No dataset card yet

Downloads last month
18