text stringlengths 21 130 | audio_file_path audioduration (s) 4.07 16 ⌀ | gender stringclasses 2
values | age null | dialect null |
|---|---|---|---|---|
Kedu ihe mere ụda ahụ ji ada n’ohia mgbe mmiri na-ezo? | Not supported with pagination yet | null | null | |
Ọ bụrụ na nna m alụghị nwanyị ahụ, ụwa ya gara ị dị iche. | Female | null | null | |
Ọ bụrụ na nna m alụghị nwanyị ahụ, ụwa ya gara ị dị iche. | Female | null | null | |
Ụchenna hụrụ ezinaụlọ ya anya nke ukwu, ya mere o ji agbasị mbọ ike. | Female | null | null | |
Ọnwụ Jesus Kraịst bụ olileanya nke ndị nsọ. | null | null | null | |
Naịjirịa bụ ogo dị ịtụ n’anya. | Female | null | null | |
Kedu ihe mere ụda ahụ ji ada n’ohia mgbe mmiri na-ezo? | Female | null | null | |
Nwanne m nwoke nke nọ na ala ofesị gwara m na ya ga-ewelatara m ego na mgbe na-adịghị anya. | Female | null | null | |
Oke amamịhe bụ ajọọ ihe. | Female | null | null | |
Onye o mere, a marala | Female | null | null | |
Ụwa a dị omimi, onye sị na ya bụ chi, ya nwaa. | Female | null | null | |
Ụmụ akwụkwọ Mahadụm Abakịlịkị na-eme nke ọma na mmụta ha. | Female | null | null | |
Mazị Ogbonnaya hụrụ nwụnye ya n’anya nke ukwu. | Female | null | null | |
A naghị emegbụ nwa na-enweghị nne na nna maka na ụwa na-eme ntụgharị. | Female | null | null | |
Unu biko nyere m aka gwaa ụmụnna m na apụọla m. | Female | null | null | |
Ndị mmadụ abụọ ahụ tụrụ onwe ha n’ịrọ. | Female | null | null | |
Lee ka nwoke a na-esị dịka mkpị. | Female | null | null | |
Atụrụ enweghị onye ga-akpanwe ya ga-ala n’iyị | Female | null | null | |
Ndị obodo Imo Steeti atagbuola onwe ha n’ahụhụ, nke bụ na egwu anaghị ekwe ha ịpụta n’ụlọ. | Female | null | null | |
Mgbe dị ya nwụrụ, Amaka bere osimịrị n’anya, omiko ya na-eme m mgbe ụfọdụ. | Female | null | null | |
Soro ndị otu gị mebe ihe ọbụla ha na-eme maka na oge adịghị eche onye ọbụla. | Female | null | null | |
Kedu mgbe ogbanje ahụ na-achị gị ga-akwụsị ịchụ gị. Ọ wụ na ike agwụbeghị ya? | Female | null | null | |
Ọdịnaka hụrụ ụmụ ya n’anya nke ukwu, ya mere o ji enye ha ihe niile. | Female | null | null | |
A naghị akparị nwata na-eche n’okpuru osisi maka na ọ na-achọ amamịhe. | Female | null | null | |
Biko nyere m aka gwaa ndị obodo na m ga-alọta n’oge na-adịghị anya. | Female | null | null | |
Ndị mmadụ abụọ ahụ kparịtara onwe ha n’ahịa n’ihi obere ego. | Female | null | null | |
Lee ka nwanyị a na-esị dịka ọdụm n’ime ohia dị omimi. | Female | null | null | |
Ọkụkọ enweghị onye ga-achụ ya ga-ala n’ime ọgba dị nso. | Female | null | null | |
Ndị obodo Anambra atụọla onwe ha n’ọnwụ n’ihi egwu dị n’ime obodo ha. | Female | null | null | |
Mgbe nne ya nwụrụ, Chukwuma bere osimịrị n’anya, anya mmiri ya na-agụ m. | Female | null | null | |
Soro ndị enyi gị rụọ ọrụ ugbua maka na oge anaghị eche mmadụ. | Female | null | null | |
Kedu onye m ga-edunye ozi n’ehihie a? | Female | null | null | |
Obinna ekwela Nkechi ọdika nkwa Rochas kwere ndi nkuzi. | Female | null | null | |
Egbe bere, Ugo bere, nke si na ibe ya egbela, nku kwaa ya. | Female | null | null | |
Ndị ụmụnna m gwara m ka m soro ha jee njem iberibe. | Female | null | null | |
Nwunye ya siri Osikapa na anụ nchi n’izu ncheta ọmụmụ ya. | Female | null | null | |
Lee ka nwata a na-esị ka nkapi maka oke egwuregwu. | Female | null | null | |
Ihere anaghi eme onye ara, ka ma o bu umunne ya. | Female | null | null | |
Onye buru chi ya ụzọ, ọ gbagbue onwe ya n’ọsọ. | Female | null | null | |
Okirikiri ka a na-agba ukwu ose, anaghị arị ya elu. | Female | null | null | |
Eze mbe sị na olu ọha dị mma, mana oriri ọha na-aka ahụ. | Female | null | null | |
Gini ọzọ ka a na-achọ na siga ma ọbụghi anwụrụ ọkụ? | Female | null | null | |
Mmanụ akara dị ụtọ , onye ratụ, ibe ya a ratụ. | Female | null | null | |
Nwata ahụ na-achọ mkpụrụ mmịmị n’okpuru osisi dị n’akụkụ ụlọ ya. | Female | null | null | |
Akụkwọ juru n’ọhia, ma a baa a chọba ọkazi. | Female | null | null | |
A chụọ aja ma ahụghi udele, a mara na ihe mere be ndi mmụọ. | Female | null | null | |
Lee ka igwe ojii na-agba n’elu ugwu dị n’ime obodo anyị. | Female | null | null | |
Chidịmma na-akụ osisi n’ala dị nso n’iyi ka ọ na-ekpe ekpere. | Female | null | null | |
Ọkụkọ ahụ na-akwa akwa n’ime ọba dị n’azụ ụlọ nne m. | Female | null | null | |
Nwoke na-anya ụgbọ mmiri n’elu osimịrị n’ehihie dị jụụ. | Female | null | null | |
Nnukwu ego, ahu isi ike na ogologo ndụ bu ekpere anyi na-ekpere ụmụ anyi. | Female | null | null | |
Akụ bụ iro, nwata kpata akụ, ọ kpata iro. | Female | null | null | |
Ejiri nnukwu kwaa ụzọ, obere bia ọ gafe mana ejiri obere kwaa ụzọ, nnukwu bia ọ tọ. | Female | null | null | |
Anwụ na-acha n’elu osisi dị n’ogbe na-enye ọkụ dị mma. | Female | null | null | |
Nwata ahu na-asa uwe ya n’akụkụ mmiri dị nso n’ụlọ akwụkwọ. | Female | null | null | |
Ọ bụrụ na ị jee n’ohia, ị ga-ahu anụmanụ dị iche iche. | Female | null | null | |
Ndị mmadụ na-ekpokọta mkpụrụ n’ogige mgbe oge ruru. | Female | null | null | |
Lee ka ifufe na-efe n’elu osisi dị n’ime ohia n’abalị. | Female | null | null | |
Ụmụ ntakịrị na-agba ọsọ n’ogbe egwuregwu n’ehihie dị ọkụ. | Female | null | null | |
Ihe niile m nwere n’elu ụwa, ọ bụ sọ Chukwu nyere m ya. | Female | null | null | |
Kedu mgbe osisi ahụ dị n’ihu ụlọ ga-amị mkpụrụ ọzọ? | Female | null | null | |
N’oge ochie, ndị Igbo na-eme ọdịnala nke ịgba egwu n’okpuru osisi dị n’ime obodo, ka ha na-ekele chi ha maka ubọchị dị mma. | Female | null | null | |
Amamịhe nke ndị nkarịa na-esi na ntụgharị ụwa dị omimi, nke na-eme ka ụmụ nwoke na nwanyị na-achọ ihe dị n’ime akwụkwọ ochie. | Female | null | null | |
Ọchịchị nke obodo dị n’elu ugwu na-eduzi ndị mmadụ site n’ọdịnala ha, maka ha na-akụziri ụmụaka ka ha na-eme ihe dịka ndị obi ọma. | Female | null | null | |
N’abalị dị jụụ, Okoro na-eche echiche banyere ịgba mkpọrọgwụ n’ime ohia, nke a na-eme ka obi ya dị n’udo. | null | null | null | |
Mberede nyiri dike mana mberede ka eji ama dike. | null | null | null | |
Nkiri nkiri ka ana ekiri ododo, ejighi ododo eli ozu. | null | null | null | |
Nwata etoghi eto wara ọgọdọ, ikuku kuo, o buru ya na ọgọdọ ọ ma n’ukwu | null | null | null | |
Aka aja aja na-ebute ọnụ mmanụ mmanụ | null | null | null | |
Osita bụ nnukwu ogaranya na-akpa ike n’obodo. | null | null | null | |
Amamịhe nke nwanyị na-ezi na ọchịchị ezinụlọ ya. | null | null | null | |
Sekpuru ala riọ umunne gi maka mgbahara. | null | null | null | |
Adaugo, nwa mara nma, lechaba na ọọ Chi nyere gi | null | null | null | |
Osiri na-etu nwunye ya aha ụtọ di iche iche dika Asa nwa, ọnwa na-etili ọra, ibobo nwa, Achalugo m. | null | null | null | |
Di ya sị ya kpụdebe ya nso, susue ya ọnụ. | null | null | null | |
Nne m bụ nnọ anyanwụ ụtụtụ, nwanyi Chukwu kere mbọsi ụka. | null | null | null | |
Ugegbe m, golibe na nne gi mụsiri gi ike. | null | null | null | |
N’oge gboo, ụmụaka na-eso ndi mụrụ ha arụ ọrụ ugbo. | null | null | null | |
A tụrụ Nwaubani na mkpọrọ maka na o megidere iwu | null | null | null | |
Uwa na-eme ntụghari, onye anwala Chi ya ọnwụnwa. | null | null | null | |
Obianuju bu nwanyi mara obi di ya. | null | null | null | |
Ọ bụrụ na mmadụ enweghị ihe ọ na-eme, ọ ga-eme ka ọ dị ume ngwụ mgbe niile. | null | null | null | |
A na m atụ egwu ndị na-enweghi ike ịrịo mgbahara mgbe ha mejọrọ. | null | null | null | |
Ọ bụrụ na ị naghị aghọta ihe,biko jụọ ndị nkarịa gị. | Female | null | null | |
Iwe na ọnụma juru Okoronkwọ n’obi. | Female | null | null | |
Onye huru nwa nkịta, huru nkịta n’anya. | Female | null | null | |
Ọ bụrụ na ị chọọ iji aka ekpe nye mmadụ ihe, jiri aka nri gị mee ya. | Female | null | null | |
Ude ya na-ede na mba niile, ọ bụ odogwu dike. | Female | null | null | |
Ọ bụrụ na ihe dị n’ime akpa adịghị, ihe dị n’elu akpa agaghị eguzo. | Female | null | null | |
Onye ara na-agwa onye ara ibe ya ka o were ọsọ gbaa. | Female | null | null | |
Ọ bụrụ na nwata anaghị asọ nne ya, ọ ga-asọ nna ya. | Female | null | null | |
A na-esi n’ụlọ mara mmadụ tupu a hụ ya n’ahịa. | Female | null | null | |
Onye na-aghọgbu onwe ya, chi ya a na-aghọgbu ya. | Female | null | null | |
Ọ bụrụ na ị naghị amụta ihe tupu ị mee ya, ị ga-amụta ya mgbe ị mechara. | Female | null | null | |
A naghị achụ nta n’ihi na anụ adịghị n’ohia, kama n’ihi na onye chụrụ ya adịghị. | Female | null | null | |
Ọ bụrụ na ọkụkọ na-akwa akwa n’abalị, ọ na-ekwu okwu dị iche. | Female | null | null | |
Onye ji ọnụ ya mee ihe ọjọọ, ọnụ ya ga-akpatara ya nsogbu. | Female | null | null | |
Anyi ga-enye ya amara izu anọ ka o weta ego o zuru. | Female | null | null | |
Anyi ga-enye ya amara izu anọ ka o weta ego o zuru. | Female | null | null | |
Mgbe mmadụ malitere tinyewe aka n’ihe ọjọọ, ọ ga na-eze ndụ ya. | Female | null | null |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 14