igbo_text
stringlengths 27
411
| pronunciation_url
stringlengths 130
130
| audio_file_path
stringlengths 26
28
|
|---|---|---|
Ọ gara n’ihu kwuo na n’ime nde mmadụ 13 na ụma e jidere na-aṅụ ọgwụike na Naịjirịa, nde 10 na ụma kwuru na ha na-aṅụ ọgwụike igbo
|
recordings\recording_1.mp3
|
|
Ndukwe dere sị, Ndị ụweojii n'ụbọchị 27 nke ọnwa Maachị site n'enyemaka ndị mmadụ zọpụtara otu nwatakịrị aha ya bụ Kamsiyo dị afọ 10 na mpaghara Nsụka
|
recordings\recording_2.mp3
|
|
Etu 'unknown gunmen' si gbuo opekata mpe mmadụ 10 n'Anambra Ụbọchịụka
|
recordings\recording_4.mp3
|
|
Army couple killed: Nwaada Gloria Matthew, di afọ 10 hụrụ ka e si gbuo mmadụ abụọ ọzọ so ha e me njem - Nwanne Gloria
|
recordings\recording_5.mp3
|
|
Lee 10 n'ime nri ndị ahụ:
|
recordings\recording_6.mp3
|
|
</picture>Gịnị bụ 'Revenge Porn'?10 Mee 2022
|
recordings\recording_7.mp3
|
|
Plateau Steeti: 'Baba oyoyo' ọ pụtara Buhari bịa chịa anyị ọzọ?10 Maachị 2018
|
recordings\recording_8.mp3
|
|
Ihe mere Igbo ji asụ n'olu n'olu dịka Onitsha, Enuanị, Nsukka, Owerri na ndị ọzọ10 Disemba 2021
|
recordings\recording_10.mp3
|
|
Ihe 10 ikwesiri ịma maka Sound Sultan lara mmụọ n'afọ 4411 Julaị 2021
|
recordings\recording_12.mp3
|
|
Ihe 10 ikwesiri ịma maka Sound Sultan lara mmụọ n'afọ 4411 Julaị 2021
|
recordings\recording_13.mp3
|
|
Ihe 10 dị mkpa ị kwesịrị ịma maka onyeisi ndị agha Naijirịa ọhụrụ bụ Farouk Yahaya27 Mee 2021
|
recordings\recording_15.mp3
|
|
Igbo idioms: Lee ụfọdụ akpalaokwu Igbo ji eri okwu na ihe ha pụtaraEmelitere ikpeazụ na: 10 Julaị 2022
|
recordings\recording_16.mp3
|
|
Vidio, 2019 Elections: Ka ekwe chara ya nkwa '10 million naira' Ogbonnaya Okoro ekwofeela PDP5 Maachị 2019
|
recordings\recording_17.mp3
|
|
Manchester United emewela ụwa 'shut up'Emelitere ikpeazụ na: 10 Nọvemba 2019
|
recordings\recording_18.mp3
|
|
Nigerian elections 2019: Naijirịa omeriela Boko Haram?10 Febụwarị 2019
|
recordings\recording_20.mp3
|
|
Goodluck Jonathan ọ baala APC n'ezie?10 Mee 2022
|
recordings\recording_21.mp3
|
|
Gbuoro onye ị hụrụ n'anya ehi 10 ma ị chọọ
|
recordings\recording_24.mp3
|
|
New Anambra Burial Laws: Ihe 10 dara ụda n'iwu akwamozu ndị steeti a
|
recordings\recording_26.mp3
|
|
Buffalo Shooting: Onyeọcha dị afọ 18 agbagbuola mmadụ 10 n'Amerika15 Mee 2022
|
recordings\recording_27.mp3
|
|
Azụmaahịa ndị mere e ji a kpọ ndị Anambra 'ide ji mba'10 Ọktọba 2021
|
recordings\recording_28.mp3
|
|
Jubril of Sudan: 'M ga-aṅụ iyi na ọ bụ Buhari nọ n'Aso rock'10 Disemba 2018
|
recordings\recording_29.mp3
|
|
‘I was raped at 14, and the video ended up on a porn site’10 Febụwarị 2020
|
recordings\recording_30.mp3
|
|
Ọ dị na Social Development Secretariat (SDS) Ogogo abụọ, Cyprian Ekwensi House, Arts & Culture Complex Area 10, Garki Abuja
|
recordings\recording_31.mp3
|
|
Ihe 10 Garba Shehu boro Ipob ọhụrụ a
|
recordings\recording_32.mp3
|
|
Ihe 10 ụmụwaanyị dị ime ekwesighị ime
|
recordings\recording_33.mp3
|
|
Pregnancy Care: Ihe 10 ụmụwaanyị dị ime ekwesighi ime4 Maachị 2020
|
recordings\recording_34.mp3
|
|
Ihe ndị megara na Ngahariiwe EndSars tupu 20/10/ 2021
|
recordings\recording_35.mp3
|
|
Ịkpa oke agwa: Ọ na-akara ụmụnwaanyị ndị isiojii dị ọcha mfe n'ọrụ ihe nkiri?10 Juun 2018
|
recordings\recording_36.mp3
|
|
Ịkpa oke agwa: Ọ na-akara ụmụnwaanyị ndị isiojii dị ọcha mfe n'ọrụ ihe nkiri?10 Juun 2018
|
recordings\recording_37.mp3
|
|
Vidio, Amaghị m ebe nna ha nọ - Nwaanyị mụrụ ejima atọ10 Eprel 2018
|
recordings\recording_38.mp3
|
|
Na Scranton bụ obodo Biden bi kemgbe ọ gbara afọ 10, Trump gwara ndị na-akwado ya na ya meriburu na mpaghara ahụ n'afọ 2016 na agbanyeghị na ngụkọ ucheonye kwuru na ọ gaghị achịta aja ebe ahụ
|
recordings\recording_39.mp3
|
|
Nnamdi Kanu: A gaghị akpọta ya n'ụlọikpe oge eyigharịrị ya bụ Nọvemba 10 - Aloy Ejimakor
|
recordings\recording_40.mp3
|
|
Nnamdi Kanu: A gaghị akpọta ya n'ụlọikpe oge eyigharịrị ya bụ Nọvemba 10 - Aloy Ejimakor
|
recordings\recording_41.mp3
|
|
Lee nri ogbenye 10 ọgaranya na-erizi5 Eprel 2018
|
recordings\recording_42.mp3
|
|
Ipob alleged 'child soldiers': Lekwanụ abụ anyị, ajị adịghị ya - IpobEmelitere ikpeazụ na: 10 Maachị 2022
|
recordings\recording_43.mp3
|
|
Na Zurich, Switzerland - Juun 10 Pelé nke Brazil na Diego Maradona na Stadio Hardturm
|
recordings\recording_44.mp3
|
|
'Anyị anwuchiela ndị isi Boko Haram 10' - Ndịagha Naịjirịa
|
recordings\recording_45.mp3
|
|
Lee Steeti 10 na-ekwu ka ụlọikpe kụpụ iwu onyeisiala Buhari nyere maka ego ọhụrụ15 Febụwarị 2023
|
recordings\recording_46.mp3
|
|
Ụlọọrụ onyeisi ọrụ mba UK dị na 10 Downing street, arịọla Ezenwaanyị mba ahụ mgbaghara maka oringo ha gbara
|
recordings\recording_47.mp3
|
|
Ọ sị na otu bụ nke Nnia Nwodo na-ahazi ebe ga-adị n'Owere n'ụbọchị 10 nke ọnwa Jenụwarị a, ebe nke ọzọ bụ Richard Ozubu na Uche Okukwu na ahazi ga-adị n'Enugwu n'ụbọchị 9 nke ọnwa Jenụwarị
|
recordings\recording_48.mp3
|
|
Mana ntuliaka Ohanaeze Ndigbo nke Nnia Nwodo bụ onyeisi ya ka ga-adị n'Owere n'ụbọchị 10 ọnwa Jenụwarị a
|
recordings\recording_49.mp3
|
|
Ọchịchị ya nke malitere n'ọnwa Jenụwarị afọ 2017 bịara na njedebe dịka ntụlịaka otu ahụ e mere n'Owere ụbọchị ụka (10/1/2021) họpụtara George Obiozor dịka onye ga-eweghara oche onyeisi Ohaneze
|
recordings\recording_50.mp3
|
|
Ihe 10 mere ndị Igbo ji akpa ike n'akụkụ ụwa ọbụla ha nọ
|
recordings\recording_51.mp3
|
|
'Asymptomatic', 'Lockdown' na okwu ndị ọzọ coronavirus gbara n'anwụ10 Mee 2020
|
recordings\recording_52.mp3
|
|
Nickelodeon Kids Choice Awards 2021: Ugo Emmanuella achakeela ọzọ10 Febụwarị 2021
|
recordings\recording_53.mp3
|
|
Technovation : Osinbajo ekelela ụmụaka Igbo turula ugo ọkaibe n'asompi technụzụ10 Ọgọọst 2018
|
recordings\recording_54.mp3
|
|
Ihe ị kwesịrị ịma maka Bruno Iwuoha, ome ejije na Nollywood lara mmụọ10 Eprel 2021
|
recordings\recording_56.mp3
|
|
Iwuoha nwụrụ n'ụtụtụ ụbọchị Satọde, 10 nke ọnwa Epreelụ 2021, ka ọ rịachara ọrịa shuga
|
recordings\recording_57.mp3
|
|
Ndị Igbo a bụ ndị si steeti dị iche iche n'Ọwụwa Anyanwụ Naijiria nakwa Anịọma gbakọrọ na 'Trafalgar Square' bụ ebe ha si zọrọ gaa n'ụlọ nnọchite anya Naijiria na Mba ahụ ebe ha siri gaa 10 Downing Street bụ obi gọọmentị mba Briten
|
recordings\recording_58.mp3
|
|
•10 Septemba, 2017: Ndị nsonazụ, nakwa ọnụ n'ekwuru ndi Ipob bụ Emma Powerful Nnamdi kwuru na ndị agha Naijiria na ndị uweojịị bakpụtere na be Nnamdi, gbuo ndị mmadu, meruo ndị ọzọ ahụ
|
recordings\recording_59.mp3
|
|
•10 Septemba 2017: O sotere ọnụ n'ekwuru ndị agha n'afo 2017 bụ Majọ Oyegoke Gbadamosi kwuru na ndị agha egbughị onye obula, o kwukwara na ha emerughi onye obula ahu
|
recordings\recording_60.mp3
|
|
Ego ọgwụ Aids otu onye si n'ịbụ $10,000 n'otu afọ datuo na $100 kwa afọ
|
recordings\recording_61.mp3
|
|
Ndị uweojii sị na ihe a natara ndị a gụnyere; egbe AK47 dị 10, egbe ndị ọzọ dị 5, mkpo mgbọ egbe dị 17, mgbọ egbe dị 549, ogbunigwe 10, uweojii ndịagha, ekwentị nzirita ozi na ihe ndị ọzọ
|
recordings\recording_62.mp3
|
|
Vidio, Lee ihe nzuzo ndị na-eme ude agaghị agwa gị10 Ọgọọst 2018
|
recordings\recording_63.mp3
|
|
Nnamdi Kanu: 'Ihe m chọrọ n'aka gọọmentị Naịjirịa'10 Nọvemba 2019
|
recordings\recording_64.mp3
|
|
Odee akwụkwọ otu ahụ bụ Chiedozie Alex Ogbonnaya kwuru nke a mgbe ọ na-ekwu maka etu iwu sit at home nke Indigenous People of Biafra malitere n'August 10,2021
|
recordings\recording_65.mp3
|
|
Oba Akintunde Akinyemi nke obodo Iselu anapụla Rochas Okorocha ara n'ọnụ10 Ọgọọst 2021
|
recordings\recording_66.mp3
|
|
World Population Day: Onye ka ọ dị n'aka ikwu ụmụ ole a ga-amụ n'ezinaụlọ?10 Julaị 2020
|
recordings\recording_67.mp3
|
|
Ihe ndị megara na ngahariiwe EndSars tupu 20/10/ 202120 Ọktọba 2021
|
recordings\recording_68.mp3
|
|
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n'Anambra Steetị bụ Ikenga Tochukwu sị na nke a mere n'elekere iri nke ụtụtụ Fraịde 10 Septemba, afọ 2021
|
recordings\recording_69.mp3
|
|
Farouk Yahaya: Ihe 10 dị mkpa ị kwesịrị ịma maka onyeisi ndị agha Naijirịa ọhụrụ27 Mee 2021
|
recordings\recording_70.mp3
|
|
N'afọ 2011, Forbes depụtara Temitope Joshua bụ ụkọchukwu atọ na Naịjirịa ego ya ruru $10 million - $15 million
|
recordings\recording_71.mp3
|
|
Sheehan,onye bụ onyeisi ngalaba ihe gbasara mmekọrịta mba na ibe ya na mahadum 'University of Baltimore' dị n'Amerika, kporo oku ahụ n'ozi o dere n'akwụkwọ akụkọ 'Washington nke ụbọchị Monde(4/10/2021)
|
recordings\recording_72.mp3
|
|
Tupu oyiyi na ndapụ akwa nwaanyị nke bụ ụbọchị 10 rue 14; mmiri ahụ nwaanyị a kpọrọ estrogen na-agbalite
|
recordings\recording_73.mp3
|
|
Ha na-ana kwa ụtụisi Taliban Usher' na Zakat nke bụ ụtụ ndị okpukpere Islam na-echi obi nke ha enye nke ruru passenti 10
|
recordings\recording_74.mp3
|
|
Ishkamishsits sọ na otu n'ime obodo dị mkpa ndị agha Taliban wehachịrị dịka ndị agha NATO ruru 10,000 pụrụ n'ọnwa Mei
|
recordings\recording_75.mp3
|
|
Ọ sị ka ụlọikpe kpebie na etu ndịagha Naịjirịa si wakpoo ụlọ Kanu dị n'Afaraukwu Umuahia n'ụbọchị 10 nke ọnwa Sepụtemba afọ 2017 megidere iwu ikike dịịrị onye na Naịjirịa nakwa mba Afrịka
|
recordings\recording_76.mp3
|
|
E higharịrị ikpe onye ndu otu indigenous People of Biafra (Ipob) bụ Nnamdi Kanu rue abalị 10 nke ọnwa Novemba, afọ 2021
|
recordings\recording_78.mp3
|
|
E higharịrị ikpe onye ndu otu indigenous People of Biafra (Ipob) bụ Nnamdi Kanu rue abalị 10 nke ọnwa Novemba, afọ 2021
|
recordings\recording_79.mp3
|
|
Ihe 10 ị ga-ejinwu e-Naira mee24 Ọktọba 2021
|
recordings\recording_80.mp3
|
|
Otu onye mgbasaozi na mba Ireland aha ya bụ Jonny Ward kwuru na iyinye Messi uweojii nke mechiri akara uwe ya bụ 10, bụ nnukwu ihe mkparị
|
recordings\recording_81.mp3
|
|
Etinyela nkeji 10 nke mgbanwunye n'elu oge egwuregwu ikpeazụ a dịka Messi gbanyere goolu nke abụọ ya nke tinyere otu bọọlụ Argentina n'ọkwa kacha elu ugbua
|
recordings\recording_82.mp3
|
|
Ihe NUJ kwuru maka nnwụchi onye otu ha dere maka akụkọ ‘sit at home’ n'Enugwu 10 Julaị 2023
|
recordings\recording_83.mp3
|
|
E mere nzukọ mbụ nke National Muslim Students Association of South Africa (nke mbụ n'ime afọ 10 gara aga) na Durban na Jenụwarị na afọ 2004
|
recordings\recording_84.mp3
|
|
Allice mere nke mbụ ya na Morocco na 10 June 2021 na mmeri enyi na enyi 3-0 na Mali
|
recordings\recording_85.mp3
|
|
Ìgwè ahụ, n'oge a ego ezumike nká 10, zutere ọzọ n'ọnwa Julaị afọ 2008 iji kwalite atụmatụ ha
|
recordings\recording_86.mp3
|
|
E mere nzukọ mbụ nke National Muslim Students Association of South Africa (nke mbụ n'ime afọ 10 gara aga) na Durban na Jenụwarị na afọ 2004
|
recordings\recording_87.mp3
|
|
Njikọ ahụ kwụsịtụrụ itinye aka na usoro nduzi nke mgbakọ ahụ na 10 Nọvemba 2014 n'ihi nchụpụ nke National Union of Metalworkers of South Africa na 7 Nọnwa N'afọ 2014
|
recordings\recording_88.mp3
|
|
Emepụtara WABA n'August 10, 1981 na ebumnuche bụ isi nke ịkwado na imepe ụlọ mkpochapụ West African (WACH)
|
recordings\recording_89.mp3
|
|
N'ihe banyere ọkwa mmetọ BMWP / Organic, ọnụnọ nke mayflies ma ọ bụ stoneflies dịka ọmụmaatụ na-egosi ụzọ mmiri kachasị ọcha ma na-enye ya akara nnagide nke 10
|
recordings\recording_90.mp3
|
|
Na mbụ, ọ bụ akụkụ nke Bosomtwe-Atwima-Kwanwoma District nke buru ibu n'oge ahụ nke e wepụtara na 10 Machị 1989 site na Ejisu-Juaben-Bosomtwe District
|
recordings\recording_91.mp3
|
|
Na mbụ, ọ bụ akụkụ nke Bosomtwe-Atwima-Kwanwoma District nke buru ibu n'oge ahụ nke e wepụtara na 10 Machị 1989 site na Ejisu-Juaben-Bosomtwe District
|
recordings\recording_92.mp3
|
|
10 Juun bu ubochi nke iri na onwa ana kpo Juun
|
recordings\recording_93.mp3
|
|
Na Gregorian calender, 10 Juun bu ubochi nke 161st (162nd na afo nke ana-kpo leap year) na afo
|
recordings\recording_94.mp3
|
|
N'ihe banyere ọkwa mmetọ BMWP / Organic, ọnụnọ nke mayflies ma ọ bụ stoneflies dịka ọmụmaatụ na-egosi ụzọ mmiri kachasị ọcha ma na-enye ya akara nnagide nke 10
|
recordings\recording_95.mp3
|
|
ASPT ha nhata nkezi nke nnabata nke ezinụlọ macroinvertebrate niile achọtara, yana sitere na 0 ruo 10
|
recordings\recording_96.mp3
|
|
ASPT ha nhata nkezi nke nnabata nke ezinụlọ macroinvertebrate niile achọtara, yana sitere na 0 ruo 10
|
recordings\recording_97.mp3
|
|
Na Gregorian calender, 10 Jenụwarị bu ubochi nke 10th na afo
|
recordings\recording_98.mp3
|
|
Njikọ ahụ kwụsịtụrụ itinye aka na usoro nduzi nke mgbakọ ahụ na 10 Nọvemba 2014 n'ihi nchụpụ nke National Union of Metalworkers of South Africa na 7 Nọnwa N'afọ 2014
|
recordings\recording_99.mp3
|
|
Njikọ ahụ kwụsịtụrụ itinye aka na usoro nduzi nke mgbakọ ahụ na 10 Nọvemba 2014 n'ihi nchụpụ nke National Union of Metalworkers of South Africa na 7 Nọnwa N'afọ 2014
|
recordings\recording_100.mp3
|
|
Na Gregorian calender, 10 Jenụwarị bu ubochi nke 10th na afo
|
recordings\recording_101.mp3
|
|
10 Jenụwarị bu ubochi nke 10th (nke iri) na onwa ana kpo Jenụwarị
|
recordings\recording_102.mp3
|
|
Emepụtara WABA n'August 10, 1981 na ebumnuche bụ isi nke ịkwado na imepe ụlọ mkpochapụ West African (WACH)
|
recordings\recording_103.mp3
|
|
Na mbụ, ọ bụ akụkụ nke Bosomtwe-Atwima-Kwanwoma District nke buru ibu n'oge ahụ nke e wepụtara na 10 Machị 1989 site na Ejisu-Juaben-Bosomtwe District
|
recordings\recording_104.mp3
|
|
E gosipụtara ihe nkiri ahụ na mmemme ọhụrụ nke UCLA Film and Television Archive 'Music on the Nile Fifty Years of Egyptian Musical Films' na James Bridges Theater na UCLA na 6, 8 na 10 Eprel 1999
|
recordings\recording_105.mp3
|
|
Abọm nke abụọ nke Diab, Ghanny Men Albak (1984), nke bụ nke mbụ n'ime usoro ndekọ ọ wepụtara na Delta Sound; gụnyere Hala Hala (1986), Khalseen (1987), na Mayyal (1988), na egwu aha ahụ ghọrọ otu n'ime egwu 10 kachasị elu n'ụwa n'oge ahụ
|
recordings\recording_106.mp3
|
|
O tinyela mgbalị iji nweta mkpado arboreal na osisi ochie 10 nke Karnataka, nke gụnyere Big Banyan osisi, Bangalore (400 afọ), Adansonia digitata - Malvaceae, Bijapur Taluk (600 afọ), 'Pilali' osisi Ficus micro corpus, Banavasi, Uttara Kannada wdg
|
recordings\recording_107.mp3
|
|
O tinyela mgbalị iji nweta mkpado arboreal na osisi ochie 10 nke Karnataka, nke gụnyere Big Banyan osisi, Bangalore (400 afọ), Adansonia digitata - Malvaceae, Bijapur Taluk (600 afọ), 'Pilali' osisi Ficus micro corpus, Banavasi, Uttara Kannada wdg
|
recordings\recording_108.mp3
|
|
André Trocmé (Amụrụ n'ọnwa April 7, 1901 ruo n'ọnwa June 5, 1971) na nwunye ya, Magda (née Grilli di Cortona, November 2, 1901 October 10, 1996), bụ di na nwunye French a họpụtara dị ka ndị ezi omume n'etiti mba
|
recordings\recording_109.mp3
|
|
Ọ bụ onye kacha mma na klas ya na mgbakọ na mwepụ nakwa asụsụ Russian, wee gụchaa akwụkwọ ụlọ akwụkwọ ya na nkezi Abitur kacha mma 10
|
recordings\recording_110.mp3
|
End of preview. Expand
in Data Studio
No dataset card yet
- Downloads last month
- 4