Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Ihe nnyocha gosiri na ọrịa SARS-CoV bụ ọrịa sitere na mmekorita nwa onogbo na mmadu ebe MERS-CoV bu oria bu oria sitere na mmekorita inyinya ibu (kameelu) na mmadu. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe no na aka-iri gi mgbe ilewa prime meridian uwa nwere longitude no na East. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe no na Wikimedia Commons, ndi uwa nwere ike iji me he, site odi public, tupu ha kweghi. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe no n'elu nwere latitude no na North. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe no n'okpuru nwere latitude no na South. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nọr na íshí ha nke nchọnchó mèrè ka ha ganírú na Í kw ihe orü na Í rümarü, nke na da na umunna; madu bu ótụ anúmanụ nke nwéré ómárí Í fụnwu ọkụ, Í shí ihe orị, Í tí uwé, na technonzu ndi ozọr. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nrịba ama nke 2017 City People Movie kwadoro Odetola ka o nweta nhọpụta maka onye nkwado kacha mma n'ihe nkiri asụsụ(Yoruba). | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nrịbama nke ahụ ịta mmiri na ebidokarị na ọpụpụ nke ndọtị anụahụ yana mgbanwe na omume. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ntinye nke Paul gunyere Ngozika Productions, nke gosipụtara ihe nkiri na ọrụ TV site n'echiche Afro-Canada. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nwere ike ime ka mmadụ nweta ya gụnyere ịda ogbenye, erighị ezigbo nri, igbutusi osisi, n'ịga obodo ndị mepere emepe. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe nwụrụ nay a dị mmadụ puku 303 n’uwa niile nke gbadatara site n’ọnụọgụgụ dị nde 464 n’afọ 1990. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọbạrạ na ihe nor nà íshí gi me ihe nà óbị nwanne, ma o bu ihe ómá, ma o bu ihe ọjö. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọdachi biara danyere Saifi na okporo ụzọ mgbe ụgbọ ala biara kụrụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọdachi nkea mere ka egbupu ya ụkwụ ikpa ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhẹ ogwù akwụkwọ ọ̀yọ̀rọ̀ (ịheẹ koroèkò) ya dị ichè chara ùgòọcha, ǹkè ha mà kà isiofuru, nà à dị ị zòro nà ime akwụkọ ya nà ọ nà a pụ̀ta nà ùdùanwụ gboo. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ojoo dakwasiri ya mgbe ụgbọelu nke Dana Air Flight 992 si na mbara igwe daa na June 2012 nke gburu di ya Celestine Onwuliri na ihe karịrị mmadụ 150 ndị ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe o kwuru mere o ji meputa ihe omuma a bu ụkọ nke ndi nnochi anya ndi LGBTQIA na ndi ọrụ mgbasa ozi. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe o merìrì mere ka Ije na Washington na afọr 1963 me, o bu nga ka o nyèrè okwu "I Have a Dream". | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omuma a di obere ma di mfe ma bia n'udi di iche iche. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omuma atu bu ihe omuma banyere mmekorita nwoke na nwanyi nke ulo akwukwo nke ndi nkuzi nke Legọs, nke onye nkuzi ya biputara ma na akuko ahu banyere oria ma weghaara ndi ochichi di nma. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omumaatụ nke a bụ ụbọchị ahịa nke Igbo nke obodo ọ bụla nwere ụbọchị a ga-emepe iji mepee ahịa ya, n'ụzọ dị otú a ka ndi Igbo ka si eme kalenda Igbo. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omuma atu nke nmekorita a bu uzo abuo di nso: otu nke aka ojii na-eji nwayọ na-agbada n'azu Madge, na nke ozo nke Madge na-adi nma na obi ya ka aka ojii na-akwusi n'elu ya, na-acho iru onwe ya ozugbo n'elu akpụkpọ ahụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omuma obodo na nkwenkwe banyere nnyefe, ọgwụgwọ na mgbochi. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhẹ òmùme â bàrà urù kà akụkọ pụzịrị kà mmara àtụ̀ ọma ǹke ndị ndị Eluàlà-Àlàn'àba jị̀kwà à kọta akụkọ ifo mà ị de ị̀tà ndere ǹke dị ha mkpà. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omume CVE bụ otu atụmatụ gọọmentị ga-adị ogologo oge iji gboo Boko Haram ; otu ndị agha ntịịkpọ kpatara ọnwụ nke ihe karịrị mmadụ 20,000 na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omume ndị a gụnyere ụmụ akwụkwọ mba ụwa na mgbanwe ndị ọrụ, mmekorita nyocha na mbipụta, yana ịkekọrịta ozi, ebumnuche niile iji bulie ogo mba ụwa nke Mahadum. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omume ọ kacha mee ọfụm na ya bụ ihe omume nke mita 1.95 Ọutdoors (n'Abuja n'afọ 2008, na Daegu n'afọ 2011) na mita 1.93 (na Banska Bystrica n'afọ 2016). | Leipzig Corpus Collections |
Ihe omume ọzọ nke mekwara ka ihe akpọrọ "nkata ndị Igbo" bụ igbu ndị ndu ndị ugwu, na ogbugbu gburu nwunye nwunye Brigeder Ademulegun dị ime site n'aka ndị chọrọ igbu ọchịchị. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọmụmụ Nwoko na Zaria na Paris kwadebe ya nke oma maka atụmatụ ya nke bụ ijikota nka Afrika na echiche ogbara ohuru nke nka Europe. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọ na-elekwasị anya na agụmakwụkwọ bụ Development Communication/Behaviour Change Gender and Communication. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe onyinye o nwetago gụnyere Wole Soyinka Prize for Literature in Africa n'afọ 2006 nakwa Noma Award for Publishing in Africa n'afọ 2009. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe onyonyo a na-egosi maka "Monalisa", nke onye isi nduzi K nyere, chịkọtara ihe karịrị echiche 500,000 n'ime otu ọnwa ewepụtara ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe onyonyo a nwere eserese abụọ: mgbasa ozi agha mba ụwa nke abụọ nke Amerịka na-akpọsa teknụzụ ụlọ ma lekwasị anya n'ebe ụmụ nwanyị ọcha nke Amerịka nọ na klasị etiti, na ihe osise nke ụmụ nwanyị Afrịka nọ na vidio nke onye na-ese ihe nkiri na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe onyonyo Ikenga bu uzo ihe omuma nke ndi mmadu juputara na isii n’ime isii rue isii n’ogologo ma di elu mmadu. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe onyonyo nke Nkanga sere ndi ogbenye ọnụ ntụ nke na enweghi ebe obibi na obodo North East nke di na Naijeria, eritela ekele pụrụ iche na aka ndi nmadụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọria ndachi nke bekee na akpọ scoliosis biara danyere Okoroafor ma mekwa ka ije ya na i pia egwuregwu aka nke bekee na akpọ tennis wee kwụsi ma mekwa ya ka ọna atụ ụkwụ ma ọgawa ije. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe oriri ha agụnyere ụdị nri di iche iche, otu esi esi ha, na ụdị akwụkwọ nri dị iche iche anụ,nakwa mkpụrụosisi ndị mejupụtara nri omenala ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe oriri ndi ozo gụnyere Cheeseburger Bacon Western ugboro abụọ na ọkara Burger dollar, mgbe a na-akpọ ya n'ihi na ọ ga-ekwe omume na otu ihe ahụ ga-abụ ihe dịka dollar isii na US n'ime ụlọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọrọ ya, nwere Mmetụta nke Ihe Ncheta nke malitere na 2010, site na njem mbụ ya na Morocco, ọ na-enyocha omume nke ịgbanye. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe oru ngo a bidoro site na Oluo ise oyiri nke ndi nwanyi huru ihe gbasara onwe ha n'anya dika ndi kwesiri nnwere onwe. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọrụ ngo a bụ ruru onu ahia obula ma ọbụ ezie na enyere ya n’efu; ọrụ ngo a bụ nke ga adịgịde ogologo oge. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe osise a na-ekwu maka ụzọ i webata gramafon si metụta mmepe asụsụ obodo. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe osise ndi a ka o ji egosipụta otu osi aghazi onwe ya site na-ibu nwanyi nakwa onye n'ese ihe. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe osise nke ụmụaka agụụ na-ebo na ebubo nke mgbukpọ agbụrụ jupụtara na akwụkwọ akụkọ France na mmemme televishọn. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe osise ya, mbipụta ya na ihe ọkpụkpụ ya bụcha ihe ị ma atụ, n'ụdị eserese,oyiriihe dị ndụ, ala na akụkọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe osise ya nke ihe okike bu ihe olile anya ma obu mmemme. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe osisi apịrị apị nke na-egosi ike na ịdị ndụ dị ka ndị na-agba ịnyịnya, ngwaahịa ndị a na-ebubata, ndị agha, ndị Europe, égbè, anụ ọhịa ndị na-egbu egbu nakwa mmụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọ dị iche iche dị iche n'ịdị na-ewere Ozo aha na Igbo na-akọ banyere ihe dị mkpa maka onye ahụ chọrọ ka ọ buru ụzọ wepu Ichi aha ( gbue Ichi ). | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọkwa bụ ụlọ nsọ Chukwu Abiama, bụ nke ndị ụkọchukwu Aro malitere. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ọzọkwa ọ mara eme bụ ise ihe esere ese ma tee ya penti. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ozo madu shi ma Kanye West bu "Dropout Bear", o bu ihe eguregu nor na ihu nnokolata abu ya ato, na egwu ndi ozo na enyoyo nke egwu o were. | Leipzig Corpus Collections |
Ihere mee ndị otu ọrụ nke Frans! | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ruru nde mmadụ 17 ruo 25 nwere nsogbu isianyaọcha, nke ihe fọrọ nke nta k'ọbụrụ otu nde enweela nsogbu anya n'ụdị ya dị iche iche. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ruru nde mmadu iri ato na asaa bu nje HIV n'uwa nile ka afọ ruru 2018 Fact Sheet" (PDF). | Leipzig Corpus Collections |
Ihe ruru pacenti iri isii n’ime ndị Naịjirịa na-arụ ọrụ ugbo, ma nwe ala dị ole na ole mana ọ nweghị. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe soro ya bu na F bu force, m buru mass na v buru velocity. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe soro zi nke anwa bu na magnetisim na electricity soro onwe ha. | Leipzig Corpus Collections |
Ihe yere ya ike na ichiche i ke abu ndia bu ihe mere na uwa Kanyé West. | Leipzig Corpus Collections |
Ihnye ákàrà nsibiri kàrà nka ruó ìchié ímérímé: Nke ízízì ákàrà nke nsibiri bidòrò nà í kpụ ihnye ìtè na ụ̀lọ̀ há hụ̀wàrì na àlà na àgbàtà Atakpa shí nà ètítì ógè áfòohü 400 nà 1400. | Leipzig Corpus Collections |
Ihnyé ómẹ̀kàrà nà ị́tá ńzíté Pernikahan Dini mẹ̀rẹ̀ ká ọ́ gbálíté ya na ogbo ọ́jị́. | Leipzig Corpus Collections |
Ihu igwe na Enúgwu, Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ihu igwe na Ilorin, Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ihu igwe na Jos, Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ihu igwe na Maiduguri, Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ihu igwe na Makurdi, Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ihu igwe na Yola, Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Ihụnanya mbụ ya n’ezie bụ eserese na ịkpụzi; ịbụ onye na-eti egwu abụghị ihe kacha ya mkpa na mbụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ịhụnanya ya maka eyimeyi malitere mgbe ọ dị obere afọ atọ site na mmetụta nke nne nne ya bụ onye na-akwara ya akwa mgbe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ijele bụ Mmanwụ kachasị mkpa banyere n'akụkọ ihe mere eme nke ụwa. | Leipzig Corpus Collections |
Ijele bụ oke Mmọnwụ di mkpa na Steeti Anambra na Enugu, Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Ijele na-apụta n'oge Mmeme, olili ozu na oge ndị ọzọ n'oge akọrọ iji kpochapụ ọmụmụ na mkpokọta ihe ubi. | Leipzig Corpus Collections |
Ijele nwere mmetụta ndọrọ ndọrọ ọchịchị, nke ime mmụọ, nke mmadụ, nke uche na nke ntụrụndụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ijele nwere usoro Egwu pụrụ mgbe ọ nọ n'ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ije na-akọ akụkọ banyere ụmụnwaanyị abụọ ndi Naijiria, Chioma na Anya, na otu Chioma si a ga mba Amerịka i nye aka ị zọpụta nwanne ya nwanyị n'ikpe igbu ọchụ. | Leipzig Corpus Collections |
Ijeoma Egbunine meriri site na nkwekọrita ndi nyocha nile na egwuriegwu iti ọkpọ ukwu nke mbu ya nke ya na Janaya Davis tiri na December 2004. | Leipzig Corpus Collections |
Ijeoma Grace Agu bụ nwaafọ Naịjirịa na-eme ihe nkiri. | Leipzig Corpus Collections |
Ijeoma hiwere Bubez Plaiz, ụlọ ahịa na-ere ahịa n'afọ 2004 wee zụa ahịa ahụ afọ asatọ tupu ọpachie ya n'afọ 2012 n'ihi ụgwọ ọjọọ azụmahịa. | Leipzig Corpus Collections |
Ijeoma nwere mmasị na inye ike ụmụ nwanyị ma na mkparịta ụka ya na Vanguard (Nigeria), kwuru na "ụmụ nwanyị na aru ọrụ ha nke ọma nke kwesiri ka enye ha ohere kwesiri ekwesi n' akụkụ ọrụ obụla ha họọrọ". | Leipzig Corpus Collections |
Ijeoma Oluo lụrụ Chad R. Jacobson site na afọ 2001 ruo 2005, onye ọmụrụ nwa mbụ n'ime ụmụ ya abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Iji bụrụ ndị DIG ma karia, ndi isi uwe ojii ga-enwerịrị iru eru nke ule Bangladesh Civil Service (BCS). | Leipzig Corpus Collections |
Iji chọta ihe a, ndị na-eme ihe dị ka 'dibia' na-ajụ mmụọ ahụ ma na-eme ememe iji mee ka ọ mata ebe iyi dị. | Leipzig Corpus Collections |
Iji gbochie inweta nje a, ọdịmma iji mmiri dị ọcha eme ihe, n'ibelata ọnụọgụgụ ejula nọ ebe obibi nso. | Leipzig Corpus Collections |
Iji ghọta ihe kpatara ọrịa ofufe na-eji apụta nakwa ụzọ kachasị mma iji gbochie ha, ndị ọkà mmụta sayensị aghaghị ịghọta usoro nnyefe nke ọrịa ofufe. | Leipzig Corpus Collections |
Iji gosipụta oke ikike iyi uwe nwere, Dr Stephen James enyela ndepụta ichikota ndị ga-erite uru nke ikike iyi uwe. | Leipzig Corpus Collections |
Iji hụụ n'enyochara ọbara maka kịrịkịrị nje ihe ndị n'alụso nje ọgụ n'ime ahụ, kịrịkịrị nje RNA,maọbụ nje n'onwe ya. | Leipzig Corpus Collections |
Í ji ihe è tú ézíbóté uzọr é jị nė mė ihe ga bu ihe éjị na kpo mádu onye amamihe. | Leipzig Corpus Collections |
Ijiji ahụ n'atakarị tupu nkesa ya ebido. | Leipzig Corpus Collections |
Ijiji ndị a n'ebikarị n'akụkụ mmiri, nke mere eji nye ọrịa a aha ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Iji kagbue ihe onye obula chere, Muna ebidoghị ọrụ egwu ya na ndi Ijaw Boyz n'agu egwu ntabi ire, n'agbanyeghi n'oso ha dika onye obịa gụọ egwu. | Leipzig Corpus Collections |
Iji kwalite ngwaahịa ụlọ ọrụ ahụ ma gbaa ụlọ ọrụ obodo ume, ọ haziri ngosi azụmahịa/ngwaahịa emepụtara na Naijirịa n'Aba na 1982 nke Onye isi ala oge ahụ bụ Shehu Shagari meghere. | Leipzig Corpus Collections |
Iji kwalite ọba egwu ahụ, Burna Boy bidoro njem nlegharị egwu akpọrọ African Giant Returns, ngalaba nke abụọ nke njem African Giant. | Leipzig Corpus Collections |
Iji lekwado anya na oru NCWS, O hapuru oru nleta ndioria ya na afo 1969. | Leipzig Corpus Collections |
Iji maa atụ, na ihe osise afọ 1996 ya a kpọrọ Turntable, Nasher Museum of Art at Duke University. | Leipzig Corpus Collections |
Iji maa atụ, ọrịa Newcastle bụ ọrịa ọkụkọ nke ná-emetụta ọtụtụ ọkụkọ a na-akpa akpa dị iche iche n'ụwa niile bụ nke nke na-ekesa site na mmebi ikuku. | Leipzig Corpus Collections |
I jimatụ, a nahụta ndi igbo dika ndi na-agba mbọ. | Leipzig Corpus Collections |
Iji mee ka ekike a zuo oke ana eji okpu na-acha ọbara ọbara wee kpuru n'isi onye yi akwa a. Mgbe ụfọdụ ana eji aka wee chọọ okpu ahụ mma. | Leipzig Corpus Collections |
Iji mee ka ọ dịkwuo mma, Emecheta dere n'oge oge ya. | Leipzig Corpus Collections |
Iji mee mmemme ahụ, ụfọdụ n'ime ndị ọrụ ibe ya Nollywood gara nnọkọ mmemme ahụ nke weere ọnọdụ na National High Commission na UK. | Leipzig Corpus Collections |
Iji mepee ya, a na-etinye ntụtụ n’ime ọkpụkpụ azụ ma mịpụta ihe dịka mmiri ma wega ya maka ime nnyocha. | Leipzig Corpus Collections |
Iji mezuo ebumnuche ya nke ị bụ onye isi ala na Rịpọbliik nke abụọ, ọ gara ebe niile di ya gara na-eme mgbasa ozi. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.