Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị, ọ lụrụ otu ọkà mmụta agronomist, I. C. Onwueme, wee mụọ ụmụ ise, n'oge ọ gara Mahadum nke Ife, maka nzere na mmuta agụmakwụkwọ (1979) na nzere mastas na ịgụ akwụkwọ (1982).
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, Umeh jere ozi dị ka Onye isi egwu nke Ivory Dance Troupe ruo afọ ise, na-atuzi ma na -emepụta ihe ngosi maka Guinness, Mobile, Chevron, seven-up bottling company, wdg.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, Wike denyere aha ya nke ọma na Law School ebe ọ nwetara akara mmụta Barrister-na-Law (BL) na n’afọ 1997.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ gụsịrị ụlọ akwụkwọ praịmarị mbụ, ọ gara ụlọ akwụkwọ na-azụ ndị nkụzi afọ abụọ mana ọ kwụsịrị nkwa ma bido kuba egwu dị ka ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ gụsịrị ụlọ akwụkwọ sekọndrị, ọ gara Mahadum nke Port Harcourt ebe ọ gụrụ akwụkwọ sayensị kọmputa na mgbakọ na mwepụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o guzobechara otu FIN, Omolola na Odogwu nwoke nwe Fesibuku bụ Mark Zuckerberg nwere nzukọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ hapụrụ Gris, ọ laghachiri Britain iji soo mpi, ya mere ọ malitere aka ọrụ ya dị ka onye mgba.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ hapụrụ Los Angeles, Udoka kwaga Spain (2004), mgbe ahụ, Athens Summer Olympics na Russia (2005).
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ hapụsịrị ọrụ ọha, ọ raara onwe ya nye na ndụ nke onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ohuru na onweghị afo ojuju na ahụmahụ ya, Anadu malitere ịde ma gbaa égbè obere oge ya na October na November 2009.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ ịbanye n' ahụ onye bu ya, kịrị kịrị nje dị uncoated, na genome na-adanye n'ime cell cytoplasm.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ jechara ozi dịka prọfesọ nke English Literature, Literature ndị Afrika, na Literature nke ndi Afrika na Amerịka n'ọtụtụ mahadum ndị America, Jemie ghọrọ onye isi Editọ nke Business Day nke Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ jụsịrị ajụjụ, ọ chọpụtara na ihe ka ọtụtụ n'ime ụmụ agbọghọ ahụ na-eje ozi dị ka ndị na-agba akwụna maka ndị nne ha ukwu.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ ka gara n'ihu ya na Rocafil Jazz, Mbarga na otu ịgba Ivory Coast na onye sonyeburu na egwu haịlaịf nke ndị London Louisiana Tilda, onye Cameroon nwere olu egwu.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ ka nọ na United Steeti Ụba nyeere aka na ntuli aka onye isi ala nke 1999 na Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe Okolo ka na-m digiri nke mbụ n'afọ nke mbụ ọ nọrọ dika onye isi ndị otu Society of Women Engineers na mahadum ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe Okoroafor gbakewere na ọria, o bidoro dewe nderende na akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o kpebiri ibanye n'ime ihe nkiri, ọ sonyeere ọgbakọ dị iche iche na-eme ihe nkiri na obodo ya wee malite ịme ihe nkiri n'ọgbọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ kwagachara New York n'afọ 2003, Eseohe guzobere ụlọ ọrụ EdoHeart edekwara dịka Edoheart nke ghọọrọ aha arụmọrụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ kwagara Italy, ọ bụrụ abụ site n'afọ 1998 gaa n'ihu ma sonye n'otu Milan Gospel Festival n'afọ 2003.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ kwagara n'akụkụ Aland United nke Finnish, o meriri mmeri Naisten Liiga ọzọ n'afọ 2013, bụrụkwa onye kachasị nye goolu n'asọmpi ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ laghachiri Naịjirịa, ọ rụrụ ọrụ na nnukwu ụlọ ọgwụ dị na Kaduna n’agbata afọ 1964 na 1965.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ laghachiri Naịjirịa, ọ tọrọ ntọala Rele Art Gallery n'afọ 2010, agbanyeghị na ọ bidoghị dị ka ụlọ nlegharị anya ruo n'ọnwa Febụwarị, n'afọ 2015.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ laghachiri West Africa, ọ bụ nwanyị ọkàiwu mbụ na West Afrika niile.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ laghachitere Naịjirịa, a họpụtara ya dịka onye isi na-ahụ maka nchekwa udo na ọzụzụ na isi ụlọ ọrụ ndị uwe ojii Nigeria dị na Abuja.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ laghachitere Naịjirịa, akpọrọ ya onye otu na Order of the Niger, n'akụkụ nke ọ bụla n'ime ndị ọzọ nwetara nrite ọla edo na Naịjirịa na 2012 Paralympics.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ laghachitere Naịjirịa, ọ mepere ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe nlere iji wee weghachite ọkachamara na ụlọ ọrụ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ laghachitere Naịjirịa, O sonyere n'otu ndi na-eme fim mgbe o bidoro sonye n'egwuregwu onyonyo nke Bayo Awala na Chief Tunde Oloyede gbadoro na NTA Channel 10. https://www.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ lara ezumike nká, ọ malitere izu ahịa.
Leipzig Corpus Collections
M̀gbè ọ làrà ndị Nation of Islam, Malcolm X bàrà ị bụ onye Àlakụ̀ba Sunni nà ọ gàrà njem Mecca; m̀gbè o mèchàrà ȯ gọrọ mbànyíkàrịrị àgùgò.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ lọtara, ọ nọteghị aka tupu ọ gbaa ọsọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ lụsịrị di ya, o kpughere na di ya na-enyochakarị ọrụ ọ ga-arụ na fim, ọ bụrụ na ọ kwadoghị, ọ ga-ajụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ malitere blọọgụ ya, ọ rụrụ ọtụtụ ụlọ ọrụ mgbasa ozi dịka Net NG, Acada Magazine na Laff Mattaz Incorporated nke Gbenga Adeyinka nwe nke izizi.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ malitere dị ka onye rapa, ọ na-arụ ọrụ n'ụdị egwu dị iche iche site na R&B ruo Afurobeat, egwu mmụọ na egwu Fuji Naịjirịa1.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ómárí kárùrù, ọ dị ọtu hé shị né mé ihe gi gbanwe kà nke ọtu ė shì nẹ mẹ ihe nke bu nke di nma gị bu nke ndi amamihe gi ji e me ihe na amamihe.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ matachara ihe nzuzo gbasara ndi agha di ya, ọ gbafuru gbalaga Ile-Ife gaa gwa ndị Yoruba nke a ndị mechara merie ha.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ mechara National Youth Service (NYSC) na Enugu na Onitsha, ọ ghọrọ onye ọka iwu na-afọ 1975.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ mee ka ntutu ya na-acha ọbara ọbara ma kpụchaa ntutu ya n’ụzọ dị iche ndị mmadụ malitere na eche na ọ bụ ezigbo nwa agbọghọ di zi ọjọọ.
Leipzig Corpus Collections
M̀gbè o mè gbuo ọnọ̀chie ǹkè Ealdred bụrụ Eadulf nà afọ̀ 1041, Siward è ji ike Northumbria ǹcha.
Leipzig Corpus Collections
M̀gbè ó mẹ̀rẹ̀, ọ́ mẹ̀rẹ̀ ị́ bụ́ àgbọ́ghọ̀ nke kárírí ị́ rí ụgwọ̀-ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
M̀gbe o mèrè zọpụ̀ tà nà oke mgbaji si ọ̀gụ̀ ndị â, ha ji ọkụegbè lukpù Pobeda nà mbaraọ̀gụ̀ otu Arthur, ya ème ndị Japan à zọpụ̀tà ya tinye ya nà umere òkpurù ahà Suwo (周防).
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o meriri n'asọmpi ahụ, ọ gara Ịngland ebe ọ gụrụ Nọọsụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o mesiri, o nwetara asambodo dokinta na Mahadum nke Legos din a Naịjịrịa.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ometụtara akụkụ anụ ahụ ndịọzọ, ọ na-eme ihe n'egosi n'ọbụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ó mèzì, ihe gbasara àgwà madu nwèriki tyé nsogbu, ihe di ka dementia bu ihe oke ndi ọrià Parkinson nwère mgbe órià rùrù íshí ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-agba bọọlụ, ọ bụ n'etiti ka ọ na-agba.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-agụ akwụkwọ, ya na ndị otu ụlọ akwụkwọ ahụ a na-akpọ Ivory Ambassador mere njehari ma mee nyocha n'ọhịa banyere egwu ọdịnala dị n'ime obodo Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-agwa akwụkwọ akụkọ Vanguard, Reekado Banks kwuru na ya kụpụtars"Katapot" maka ndị na-akwado ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-agwa News Agency nke Naiiria, Abeni kere ọgbaghara mgbe ọ dụrụ ndị egwu ibe ya ọdụ ka ha "zere mmekọ nwoke na nwoke", n'ihi na-odi ka addictionụ nke ọgwụ ike.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-alụso ndi ilo ya ọgụ ahu, ndị ọchịagha atọ tufuru ndu ha n'ike.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-anọchite anya Naịjirịa ọ ghọrọ ọkaibe n'Afrịka ugboro abụọ, ọ ka na-enwekwa Ndekọ AfrỊKa na ndekọ Commonwealth na mita 100 nke hurdle.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-arụ ọrụ dị ka onye na-emepụta egwu na Hit Factory, o mepụtara egwu nọ n'elu chaatị nke Olamide akpọrọ "Story For The Gods".
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-arụ ọrụ mmanye otu afọ iji ijere obodo ya ozi - National Youth Service Corps Ibukun rụrụ ọrụ dị ka onye na amụ ọrụ nyocha na Akintola Williams & Co.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o na-egosipụta egwu ya na isonye ndị egwu ndị ọzọ na-iti egwu,Ndị Kennis Music kpọrọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-ekwu maka etu o siri nwete aha ọgbo ya Sinach, o kwuru: " Ahọrọ m nke ahụ site na aha m Osinachi n'ihi na ọ dị mfe mkpọpụta na ịdọta".
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-ekwu okwu banyere LBGT n'ụlọ ebe a na-ere akwụkwọ na Kharkiv, ebughariri nzukọ ahụ ugboro abụọ: nke mbụ gaa na ebe mgbasa ozi ndị Kharkiv nke Nakipelo nakwa gaa na etiti Kolv Izolyatsiya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o na-eme youth service, o kuziri nkuzi na ulo akwukwo ebe oguru, Queens School, Yaba.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ na-etolite, ọ gara United Christian Sekọndịrị Sukulu na Apapa ma nwee mmasị ịbụ onye mgbakọ ego.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ naghị azụ ahịa ma ọ bụ tinye ego na mmalite, Onyeka na-enwe obi ụtọ ikwu okwu na izi ihe na ihe omume na ụlọ ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ n'etolite ihe dịka afọ iri na ụma, ọ na-agbasi mbọ ike abịa n'ihe ụka ọkacha ịbụ abụ ukwe.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ A-levels na Idia College, Benin, Igwe bidoro ị leba anya n'ihe gbasara mmetụta.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ ebe ahụ, ọ bụ onye otu ndị otu meriri njiko Premier nke Belarus, iko ụmụ nwanyị Belarus na Super Cup nke Belarusia ugboro abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ na Achimota, ọ zutere Susan de Graft-Johnson mgbe onye nke abụọ bụ Prefect School.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ na Harvard, Iweala nwetara Nrite nke ndị Hoopes na Dorothy Hicks Lee maka ọ pụrụ iche Tesis ya na 2004; Nrite nke ndị Eager ọkachasị mma obele akụkọ na 2003; na Nrite Horman maka Ọkachamma na "Creative Writing" na 2003.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ na Liberia, ya na otu ndị ntorobịa nwere ọgụgụ isi rụkọrọ ọrụ iji nyere aka wulite ọtụtụ mmemme maka ịnye ndụmọdụ yana nkwukọrita nke ikuziere ma gbochie mgbasa nke afọ ime ụmụ agbọghọ na ọria bụ HIV/AIDS.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ na Mahadum nke Michigan, Eseohe nwetara akara nrite dị ebube maka edemede ya ma sonye na ndị nrite University of Michigan Anthology of Hopwood Award.
Leipzig Corpus Collections
M̀gbè ọ nọ̀ nà mkpọrọ, Malcolm X bànyèrè òtù ndị Nation of Islam.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ na Nsukka, Udechukwu ghọrọ onye guzobere Aka Circle of Exhibiting Artists, nke gụnyere El Anatsui, Tayo Adenaike, na ndị nka ndị ọzọ bi na mpaghara ọwụwa anyanwụ Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ na ọrụ bekee nke a, onwere ịbu Chief Magistrate Grade II, wee si ebe ahụ bụrụ onye ọka ikpe na nnukwu ụlọ ikpe na February 2012.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ na Rome ịga n'ihu agụmakwụkwọ ya n'agbata afọ 1986 - 1987, ọ hụrụ ọtụtụ ụmụ nwanyị Naijiria n'okporo ámá.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ na Tennessee, Anosike meriri asọmpi egwuregwu nke National Champions na 2007 ma na 2008.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ono na uno assembly obu onye otu nochitere anya Oyo East and Oyo West local governments.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ n'ebe ahụ, ọ na-eme 'A', ya na akara mbụ ya na Iwu na Criminology, wee nweta MA na African Studies: Human and Sustainable Development.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndịrị na ajangbandi afromedia.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ n'ụlọ ikpe, Kanu na-eyi uwe mkpuchi na mkpuchi isi ndị Juu mgbe niile.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọ n'ụlọ ikpe, Ngalaba Ọrụ (DSS) rịọrọ Ụlọikpe Magistrati nke 'Wuse Zone 2 ka ọ kwụsị ikpe Nnamdi Kanu n'okpuru ngalaba 108 (1) nke nchịkwa nke ikpe ikpe mpụ na afọ 2015.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọrọ afọ iri na-eduzi Institute of Education, ọ webatara mmemme ọhụụ na-enweghị nzere, na-enye ụmụ nwanyị meworo okenye ọrụ nkuzi n'ụlọ akwụkwọ elementrị ị nata asambodo.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọsịrị afọ abụọ na China, ọ laghachiri England na nkwekọrịta nke obere oge ya na ndị Middlesbrough, tupu osonye kwa ndi Trabzonspor na nbugharị nke bu n'efu na July 2019.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nọsịrị oche ndi okaiwu Senate a họpụtara ya na kọmitii na Environment, Health, Women Affairs (onyeisi oche), Federal ihe, Tourism & Culture na Federal Isi Obodo Ókèala.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọnwa Juun afọ 2019, onye ọkaiwu ukwu bụ Abubakar Malami.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o nwechara obi abụọ, Andy kwenyesiri ike ịjị onye ọ kacha hụ n'anya - Merit wee chụ àjà.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o nweghi padding, onwere aka, o-nweghi, ana-kpo ya bench.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o nwesịrị iwepu kaadị tiketi ndị PDP na ndị ọzọ na-asọ mpi, o jiri onye isi ala, Okorocha bibie ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o nwetachara ọnụ na obere oge o tinyere na ọrụ fim na 1996, Omoni hapụrụ ọrụ fim iji gụchapụ akwụkwọ mahadum ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o nwetara akara ugo mmụta mbụ ya, Onyeka bidoro ahụmịhe ọrụ ya na British Council dị ka onye na-ahụ maka Web tupu ọ ga-eso Deloitte dị ka onye na-ahụ maka mgbasa ozi E-Marketing maka East, West na Central Africa.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o nwetere nzere masta ọka-iwu na McGill na afor 1991, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye ọka iwu na Canada, ebe akpọrọ ogwe ọka-iwu nke Ontario na British Columbia na afor 1993.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ nwụsịrị na afọ 1995, ọ malitere ọrụ dị ka onye nlekọta ọrụ niile na ụka ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe Onyeama batara mgbe e mechara na ndị otu nche ya, ndị isi na ndị Igbanküda, ọ kpasuru iwe banyere ọnọdụ Obi dị elu nke ọchịchị ya.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o nyechara obere akụkọ banyere NJC ma kwurịtakwa banyere ọrụ ya, o nyere nyocha dị oke mma, na-ekwupụta na ụkpụrụ ikpe ugbu a na Naijiria di ezigbo mma.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe onye Scotland nwoke ana-kpo William Baike biara n'Igboland, ogwara ndi madu n'aha ya bula Baike.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o nyesịrị oche ya na Senate na June 2007, a họpụtara Ekaette ka ọ nonye n'otu kọmitii nke umu nwaanyi na ndi Ntorobịa, Mmekọrịta obodo na nke mba ọzọ, Ahụike na gburugburu ebe obibi.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o nyochasịrị onwe ya nke ọma ọ gbanwere obi ya wee kpebie ịchụso nrọ ya were zụlite ikike ya dị ka onye egwu.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọpụrụ n'ọkwa ọrụ ya, Ciroma mechara bụrụ onye isi ndi Nwanyi nke ndi PDP.
Leipzig Corpus Collections
M̀gbè ọ pụ̀tàrà mkpọrọ, nà ntọpụ̀tụ mkpọrọ, nà afọ̀ 1952, ọ bàtàrà ị bụ onye isi nà onye ndụ̀ n'è kwusiri ndị Nation of Islam.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ rụchara ọrụ na Ministri na ahu maka ọrụ ugbo nke Naịjirịa, Osakwe guzobere Agrolay Ventures.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ rụchara ọrụ ọkaikpe nwa oge, Bucknor-Obruthe nwetere n'ọrụ na Tie Communications, ụlọ ọrụ mgbasa ozi, ebe ọ rụrụ ọrụ nwa oge.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe o ruru afo agum akwukwo elementrị, e debara aha ya n'ụlọ akwụkwọ Anglican Primary na Adazi-Enu, obodo ya na Neni gbara agbata obi.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ rụsịrị ọrụ dịka onye isi oche nke Mahadum nke Benin, ọ sonyeere ndị isi oche nke Chevron-Texaco nke Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ rụsịrị ọrụ dị ka onye nlekọta na-ahụ maka nchịkwa ikpe na mpaghara Ikpe atọ, a họpụtara ya dị ka Onyeikpe Kasị Elu nke Delta steeti malite na 23 Mach 2003.
Leipzig Corpus Collections
Mgbe ọ rụtere afọ 47, ọ ghọrọ nne ejima site na usoro nke a na-akpọ surrogacy na mba Amerika.
Leipzig Corpus Collections