Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
N'ajụjụ ọnụ agbara ya na New York Film Academy, Anadu na-ekwu na ọ hụrụ ejije n'anya n'oge niile ọ na eto, mana ọ bụghị ruo n'afọ 2006 ka ọ chere echiche banyere oru ibu onye nduzi dị ka ọrụ dị mma nye onwe ya.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ a gbara ya nke di na websaịtị Daily Independent, Chidinma kwuru na ọ ka bụ ezigbo mmadu, na ya na-etolite ma na-etokwa dịka onye na-agụ egwu.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ ahụ ndị "Entertainment Express", ọ kọwara egwu ya dị ka ụzọ omume dị iche iche nke ịgba egwu were kwukwa na ọ na-arụtụ aka n'okwu metụtara mmekọrịta ọha na eze.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ a jụrụ ya na 2012 na "Entertainment Express", ọ sịrị na aha ọgbọ ya bụ onye Jamaica nyere ya na "Alpha Beach" na Legọọsụ.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ Alana Herro, ọ kọwara uri dịka otu n'ime ụzọ iji gosipụta nghọta ya na nghọta nke ihe gbara ya gburugburu.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ, mgbe emechara The house of Nwapa, ọ sịrị: "Emere' The house of Nwapa', n'ihi na abụ m onye nkwuchite ọnụ Ụmụ nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ n'afo 2013 nke ozi Najiria dere, Ebeye gosipụtara na dịka onye na-eme ihe nkiri na-eme egwuregwu, ọ nwere ike ịga n'enweghị ihe ọ bụla maka nde naira iri ise.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ ndị CNN, gbara Maazị Mark kelere Omolara ma jaa ya ike ka osi akwado ụmụ nwaanyị na enweghị ọnụ okwu ha nwee ọnụ okwu na Fsibuku.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ ndi Sahara Reporters gbara ya o kwuru na ya na-enweta okwu iyi egwu kemgbe ọ mechara nyocha ahụ.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ ndi The Nation Newspaper, jụrụ ya, o kwuru na Nne naNna ya chọrọ ka ọ bụrụ onye ọka ikpe mana ihụnanya o nwere ebe odide ihe di mere ka ọ gụọ English Language nakwa ihe gbasara igụpụta akụkọ na Mgbasa Ozi.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ nke National Mirror, ọ sịrị na nwanne ya nwoke nyefere abụ ya ma so kpakọrita na ajụghi nkwenye mbụ ya.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ o kwuru na, "Afrika ma Naịjirịa karịsịa, ahụla usoro esemokwu agbụrụ na okpukperechi nke chụpụrụ ezinụlọ n'oge na-adịbeghị anya, kụtụ ụlọ ma mebie ngwwahia ndi mmadu.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ o nyere Naij.com ọ kọwara n'oge mbụ ha zutere na ọ mara ya ụra mgbe ọ nwara isutu ya ọnụ ka ha na eme ihe ngosi nke ihe nkiri.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ ya na Entertainment Rave, Chidinma kpughere na ya na ndị na-emepụta egwu ya chepụtara aha abụ ahụ wee kwu kwa na ọ na-egosi ịhụnanya.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ ya na Nwadike kwuru, o kwuru, sị: "Dịka nwata nwanyị na-etolite etolite, a na-ahụkarị onwe m dịka eze nwanyị mara mma mgbe m dị afọ atọ.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ ya na The Punch, ọ kọwara na ihe mere nkọwapụta ya nke ọma na-ihe nkiri bụ ọrụ site n'ibi omume na iche onwe ya n'ime ya.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ ya na Tribune, ọ kọwara na ụmụ nwanyị kwesịrị ị ma uru ha bara na ị dabere na di ha maka ego.
Leipzig Corpus Collections
N'ajụjụ ọnụ ya na YNaija, o kwuru na ọ were ụlọ akwụkwọ oge niile ka ihe di mkpa, nkaa nyere ya mkpebi idebanye aha na Unilag.
Leipzig Corpus Collections
Na Julaị, 2017, ndị Junior Chamber International nyere Adegbile onyinye dika otu n’ime mmadụ iri na-eto eto kacha mma na Naijiria maka ọrụ Humanitarian na Voluntary Leadership.
Leipzig Corpus Collections
Na July 2012, Maduabum sonyere ndị Nuggets maka NBA Summer League nke 2012 ebe ọ gbagoro ihe ruru akara 2.3 na 2.7 na egwuregwu atọ.
Leipzig Corpus Collections
Na July 2019, o kwuru na iko mba Afrịka nke 2019 ga-abụ asọmpi ikpeazụ ya maka Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
Na July 28, 2016, Nigerian Entertainment Today họpụtara ya 7th na ndepụta ọnwa ya maka ndị na-emepụta egwu 10.
Leipzig Corpus Collections
Na June 2009,ebe o kwuruokwu n'oge Ụbọchi Ụmụnwanyi Mba Ụwa 'International Women's Day', Amaechi kpọrọ maka nyochaa iwu obodo na omenala ndị na-eme ka ndị inyom di ha nwụrụ nwee nsogbu, mgbe ụfọdụ ọ na-atụba ha na ịda ogbenye.
Leipzig Corpus Collections
Na June 2018, Enwezor bịanyere aka na nkwekọrịta nkewa na Munich Haus der Kunst, akụkụ ya ụfọdụ n'ihi na ọgụ ya na ọrịa kansa nwere oge ịma aka.
Leipzig Corpus Collections
Na Juunu 2016 WurlD weputara egwu etikọrịta ọnụ "Better Days Ahead" ya na Sir Felix; ọ ghọrọ ukwe ala maka DelfSail 2016.
Leipzig Corpus Collections
Na Juunu 2018, Kizz Daniel bụ onye na-edekọ aha na G-Worldwide mere njem iji nweta ikike aha "Kizz Daniel" dịka nke ya ma nyekwa onye egwu ahụ ndụmọdụ ka ọ kwụsị iji aha ahụ ma ọ bụ chee nsonaazụ iwu na akwụkwọ akụkọ nke ezipụrụ n'ụlọ mgbasa ozi.
Leipzig Corpus Collections
Na Juunu 2018, Tekno bịanyere aka na nkwekọrịta nkesa na Universal Music Group Nigeria (UMGN), nkewa nke Universal Music Group na-elekọta Ọdịda anyanwụ Afrịka, yana UK Records nke UK.
Leipzig Corpus Collections
Na kalenda Igbo omenala otu izu ( Igbo ) nwere ụbọchị ano.
Leipzig Corpus Collections
N'aka nke ọzọ ego nrị putara na mmadụ nwere ike igota nri na-enye ihe n'ahụ na-agbanyeghị ihe igbo mkpa ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
N'aka nke ọzọ, Friday na onye nlekọta ya kwuru na ọ bụ Friday meriri, na ọ karị ị ka mma ma ọ bụrụ na alụ ọgụ ahụ na USA.
Leipzig Corpus Collections
N'aka nke ọzọ, ikike dị mma ma ọ bụ nke doro anya nke chọrọ ihe onwunwe maka mmezu ya.
Leipzig Corpus Collections
N’aka nke ọzọ, na-akụ nkwuenu n’ọbụ aka ya na-adaghị.
Leipzig Corpus Collections
N'aka nke ọzọ, ndị igbo nwere ubochị ahịa anọ bụ Eke, Orie, Afọr na Nkwọ, obodo ọbụla nwekwara ọma ahịa ha n'ezukọ azụ ahịa ndịa.
Leipzig Corpus Collections
N’aka nke ọzọ, ndị kacha baa ọgaranya n’Igbo na-ezigakarị ụmụ ha nwoke na mahadum ndị Britain, na-eche echiche ịkwadebe ha ka ha na ndị Britain rụkọọ ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
N'aka nke ọzọ, nna ya megidere mkpebi ya n'ime ihe nkiri n'oge mbụ.
Leipzig Corpus Collections
N’aka nke ozọ, nonkilling anaghị ewepụta ihe a na-eche bu ejechea ọgwụ n’ụwa inule onwe ya n’ogbugbu; dika etu ndi kwenyere n’ewumewu ọdinaala si wee na-agba mbọ ịhụ na anaghị akwafu ndụ n’ike.
Leipzig Corpus Collections
N'aka nke ọzọ, ọ gaghị anabata ụdịrị ejije dandy tupu o ruo mgbe nna ya nwụrụ na 2010.
Leipzig Corpus Collections
Na Korle-Bu, ọ lekọtara ntọala ụlọ akwụkwọ ọzụzụ maka ndị nọọsụ, lelọ Akwụkwọ Ọzụzụ Ndị Nọọsụ Korle-Bu, ebe akpọrọ otu ngalaba na nsọpụrụ ya.
Leipzig Corpus Collections
N'akụkụ dị iche iche n' ala Igbo, obodo ọ bụla nwere ahịa na- aza ụbọchi ahia ndia., Omumaatu aha Eke, aha Afor.
Leipzig Corpus Collections
N’akụkụ ndịda ọwụwa anyanwụ nke ala Naijeria, ya bụ ala ndi Igbo, a na-akpọ mmanya nkwụ “mmany ocha”, yana “ngwo” na “nkwu”.
Leipzig Corpus Collections
N'akụkụ, ọrụ nkuzi a malitere dị ka ụzọ isi jikọta ndị agha ndị agha meriri meriri n'agha n'ime òtù ndị ọchịchị Muslim.
Leipzig Corpus Collections
N’akụkụ ụfọdụ nke ụwa, onweela okwu ndị doro anya ekwurula banyere nke ọha mmadụ tinyere ọnụ na ya, k’osi dị njọna okwu banyere iwu nke kwadoro ya.
Leipzig Corpus Collections
N'akuku ufodu, umuaka ndi raara onwe ha nye ozi nke chi a ka ana akpo Njoku.
Leipzig Corpus Collections
Nakwa na 2017, ọ nọchitere Naijiria anya na asọmpi Commonwealth Wrestling Championship nke emere na Johannesburg, South Africa wee rite ọla ọcha na ihe omume ụmụ nwaanyị nke 72kg.
Leipzig Corpus Collections
N’ akwụkwọ ya ọ kpọrọ "Nonkilling Global Political Science", Glenn D. Paige mara atụ na ihe na-erụghị ndị mmadụ pesent 0.5 birila n’ụwa gburu ụmụ mmadu ndị ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
N' ala igbo a'na eji kwa mmiri eme ihe ịche ịche.
Leipzig Corpus Collections
Na Machị 2004, a chụpụrụ Oliseh na Borussia Dortmund maka isi ọ tara onye otu ya bụ Vahid Hashemian mgbe ọ nọ mbinyelụ na Vfl Bochum maka o kparịrị ndị ojii.
Leipzig Corpus Collections
Na Machị 2014, Carroll weputara otu akpọrọ Black Women Who Brunch nke putara ndị inyom na-eri nri ụtụtụ na nri ehihie na-anọkọ ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Na Machị 2020, Oliseh kwuru na ọ jụrụ ọrụ abụọ nke ndị Belgian klọb, na ọ na-eche ezigbo ọrụ.
Leipzig Corpus Collections
Na mádu à túfùgịrị yà ȯnu, ewù màkà yá tòrò na afọr byárá mgbe ȯ nwüchàrà.
Leipzig Corpus Collections
Na mahadum Calabar ebe obu onye isi na ahu maka odi ma umuakwukwo.
Leipzig Corpus Collections
N’amamihe, ihe osise ya na-egosipụtakarị ihe osise a na-adịghị ahụkebe, nke ndị mmadụ kwa ụbọchị na-elegharị anya, n' akwụkwọ ahụ dọwara adọwa, na-ebuli ndị Afrịka na gburugburu ụwa.
Leipzig Corpus Collections
Na March 31, 2015, Janelle Monáe na Jidenna wepụtara egwu nke abụọ nke sitere na EP - "Yoga".
Leipzig Corpus Collections
Na May 2020, ọ ghọrọ onye artisiti mbu na Afrika butere isi igba n'ihe osise nke Billboard Christian Songwriters.
Leipzig Corpus Collections
Na May 22, Omah Lay wepụtara EP mbụ ya 'Get Layd' nke nwere egwu dịka “You” na “Bad Influence”.
Leipzig Corpus Collections
Na May 25, 2017, Alaba ghọrọ nwanyị mbụ a họpụtara ịbụ Onye isi ala nke National Association Of Chambers of Commerce, Industry, Mines And Agriculture (NACCIMA) na-esochi njedebe nke oge Dr.
Leipzig Corpus Collections
Na May 26, 2012, Akindele lụrụ Adeola Kehinde Oloyede.
Leipzig Corpus Collections
Na mba Amerịka k’ebu ụzọ chọputa ọgwụ maka hepataịtis n’afọ 1981.
Leipzig Corpus Collections
Na mba ndị mmiri gbara gburugburu, Skistosomiasis n'esochi ịba bụ ọrịa ndị n'eri ọtụtụ ego na nke n'emetụta ọnọdụ akụnụba nke mba.
Leipzig Corpus Collections
Na mba ọzọ, ọ nwetara nzere iwu.
Leipzig Corpus Collections
Na mba Unaịted Steeti ọbụ dọla 100 maọbụ 200. Hamilton, Richart (2015).
Leipzig Corpus Collections
Na mba Unaịted Steeti ọbụ dọla 50 maọbụ 100. Hamilton, Richart (2015).
Leipzig Corpus Collections
Na mba Unaịted Steeti ọnụego ya bụ site na dọla 100 na 200 maka otu.
Leipzig Corpus Collections
Na mba Unaịted Steeti ọnụego ya bụ site na dọla 50 na 100 maka otu.
Leipzig Corpus Collections
Na mba US, naanị ndị ọrụ labọratrị e nyere ikike ga-eji ihe nnyocha ọbara Cellex mepụtara were na-eme test.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido 2014, o weputara egwu ọzọ akpọrọ "Love No Be Garri", nke gosipụtara Jimoh Waxiu.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido 2015, Sunday sonyere otu egwuregwu ndị Belarus bụ FC Minsk.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido afọ 1970, ọ rụrụ ọrụ dịka onye isi na-elekọta ma na-atụzi ọrụ nọọsụ na ụlọọgwụ nkuzi nke Mahadum nke Ahmadu Bello, mgbe ọ batara na Institute of Health,nke Mahadum nke Ahmadu Bello.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido afọ 2012, e debanyere Nwelue na Pontas Agency na Spain.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido afọ 2016, ọsoro mee ka ịhe nkiri oyoyo wuruewu a na - akpọ Couple of Days, ebe ọ na-egosipụta àgwà Joke, nwetara nlele dị ebube site na ndị nkatọ.
Leipzig Corpus Collections
Nà mbido afọ̀ìri 1050, 1050 Earl Siward tụhàrà onye nchị si Scotland bụ Mac Bethad mac Findlaích ("Macbeth").
Leipzig Corpus Collections
Na mbido, a hụrụ ịntanetị dị ka ihe dị mkpa maka ọchịchị onye kwuo uche ya na nka nhatanha.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido, na agba mbụ nke ọrịa ahụ, enwere ahu oku, isi ọwụwa, oko, ma mgbu nkwonkwo.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido narị afọ nke iri na itoolu n’okpuru Usman dan Fodio ndị Fulani ghọrọ ndị ọchịchị nke alaeze Fulani nke dịgidere ruo 1903 mgbe e kewara ha na ndị Europe.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido ọ na-eji oke ịba n'otuto abịa.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido ọ na-eyi ka ọbụ oyi, nke n'agba onye ọ na-eme imi, oyiọmụma n'obere ụkwara.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido, onweghị ihe n'egosi na onye ahụ ebutala ekpenta nke na ọ na-anọgide site n'afọ ise ruo 20. Ihe ndị a na ahụ nke n'eyi ka onye ahụ onweela ya gụnyere otito n'elu ahụ,n'ụbụrụ na n'elu ahụ,akụkụ ebe esi eku ume, n'anụ ahụ nke a na ahụ anya.
Leipzig Corpus Collections
Na mbido ya, he zírí na àhúhú ndi ọn na rió bu ihe gbásárá éjìjè, dí ka mmàrube, áká ike, éjije nwányọ na íjé éjìjè arü dị.
Leipzig Corpus Collections
Na mbipụta 2018 nke "City People Muziki Awọdụ", nke emere na Legọọsụ, otu egwu DJ Enimoney "Diet" nke gosipụtara Tiwa Savage & Slimcase meriri "Mmekọrịta Egwu Kachasị Mma nke Afọ".
Leipzig Corpus Collections
Na mbu, Asher na-agụpụta akụkọ CNN CNN America.
Leipzig Corpus Collections
Na mbu, ha dila ekpe ebee masiri wo n'ezi, du mgbe ha bidoro i buildu ulo uka.
Leipzig Corpus Collections
Na mbu, mgbe ọ gbachara bọọlụ ụmụnwanyị Afrika, ọ nwara ịla ezumike nka bọọlụ mba uwa mana ndị otu ya mere ya nọgide site na asompi mba ụwa nke afo 2015.
Leipzig Corpus Collections
Na mbụ ọ bu n'uche ịmụ ọgwụ, ọ gbanwere na Klasiks na afọ nke abụọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Na mbu, obu onye isi ndi oru nye onye isi na afu maka mmanu (Group Managing Director, GMD) na ngalaba Nigerian National Petroleum Corporation (NNPC).
Leipzig Corpus Collections
Na mbụ ọ bụ onye na-abụ abụ n'okpuru aha C-Flow mana ákpárámàgwà omee buturu nke a nke isi ya bụ Chigul.
Leipzig Corpus Collections
Na mbụ, ọ chọburu ịbụ onye nrụpụta nke Skinny Girl in Transit, mana o mechara bụrụ onye isi na ihe nkiri ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Na mbụ, Oluo ekwuola na ebumnuche dị otú a maka usoro kwesịrị bụ ka, "egbochie ụmụ nwanyị ịbịa n'ihu tupu ọtụtụ ụmụ nwoke ga-aza ajụjụ maka omume ha".
Leipzig Corpus Collections
Na Mee 11, 2021, nde $ 153 (nde euro 140) sitere n'aka Diezani Alison-Madueke.
Leipzig Corpus Collections
Na Mee 19, 2019, ụbọchị nwesịrị ị bụ afọ iri ise na ise ncheta ọmụmụ ya.
Leipzig Corpus Collections
Na Mee 2010, ọ nwetara ihe nrite Premier League na FA Cup nke ndị mmeri dịka onye nke otu egwuregwu Chelsea nke nwere mmeri okpukpu abụọ nke mbụ na mbụ.
Leipzig Corpus Collections
Na Mee 2012, Patoranking wepụtara otu egwu akpọrọ "Iya Bisi", nke ya na Qdot na Kbaj tiri.
Leipzig Corpus Collections
Na Mee 2015, Daniel wepụtara egwu nke atọ na-agbaso, “Laye,” na ụbọchị ncheta ọmụmụ ya, ya na vidiyo mgbe izu abụọ gachara nke emere n’ebe dị iche iche na mpaghara ọwụwa anyanwụ Afrịka na nke AJE FILMS duziri.
Leipzig Corpus Collections
Na Mee 2016, Iterum obere ihe nkiri nke Stanlee Ohikhuare duziri na nke Kiki Omeili na Paul Utomi na-egosi na 69th Annual Cannes Film Festival.
Leipzig Corpus Collections
Na Mee 2018, mgbe onye njikwa Arsenal Arsène Wenger kwupụtara na ọ ga-ahapụ ụlọ ọrụ ahụ, Iwobi kọwara ya dịka "mkpali mmụọ" ma kwuo na ọ dị mwute mana ọ na-enye ọṅụ.
Leipzig Corpus Collections
Na Mee 2019, Access Bank, bụ gosipụtara Uneku dị ka onye nnọchi anya ya na ihu nke akara W ya.
Leipzig Corpus Collections
Na Mee 2019, Lyta kwetara ọ na-apụ na "YNBL Nation" na Naijaloaded TV.
Leipzig Corpus Collections
Na Mee afọ 2019, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi na onye isi oche nke Africa Investment Forum.
Leipzig Corpus Collections
Na Mee ụbọchị mbụ n'afọ,2020,mgbe COVID-19 pandemic lockdowns na Naịjirịa na-ebelata, Ime Bishop Umoh bụ onye amapụtara n'egwuregwu ịkpa ọchị a kpọrọ Nwoke dị ime" nke Ofego dere na channelụ YouTube ya site n'iji ihe ndebe eji eme ihe na mgbe ochie.
Leipzig Corpus Collections
Na mgbakwunye, a zụrụ ya azụ dịka onye ọrụ na-akwusi ọkụ ọgbụgba nakwa onye nche.
Leipzig Corpus Collections
Na mgbakwunye, enwere íké ịkọwa ya n'usoro italik maọ bụrụ nke-ahịrị n'okpuru.
Leipzig Corpus Collections