Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
A hoputara ya maka nturu ugo di iche na obodo Naigiria na mba ofesi. | Leipzig Corpus Collections |
A họpụtara ya maka ọnyinye di iche iche di ka ' Female On-Air Personality of the Year nke ndị otu Ohanaeze Ndị Igbo nyere ya n'ọnwa Ọgọst n'afọ 2014. | Leipzig Corpus Collections |
A họpụtara ya maka onyinye ihe nkiri Africa Movie Academy for Best Actress in a Supporting Role n'afọ 2013. | Leipzig Corpus Collections |
A họpụtara ya maka ọrụ ya ihe nkiri 'Smash' na 2020 Africa Magic Viewers 'Choice Awards for Best Actress in a Comedy (Movie / TV Series). | Leipzig Corpus Collections |
A họpụtara ya na 2008 ruo afọ anọ ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ahọputara ya na 2010 dika otu n'ime ndị Women Deliver100 Young Leaders bịa bụrụ otu n'ime ndị Commonwealth Youth Climate Fellow na November 2010. | Leipzig Corpus Collections |
A hoputara ya na 2020 Africa Magic Viewers' Choice Awards maka Onye ihe nkiri nwanyi kacha mma kwado na ihe nkiri ma ọ bụ ihe nkiri Igwe onyonyo na ga n'ihu na usoro nke bekee kpọrọ Best Supporting Actress in a Movie or TV Series. | Leipzig Corpus Collections |
A hoputara ya na akwukwo ndi ozo mere eme na 2012 BANFF World Media Festival, na Alberta,nke Kanada. | Leipzig Corpus Collections |
A hoputara ya n'afọ 2011. | Leipzig Corpus Collections |
A họpụtara ya na "Mkpughe nke Afọ" na 2009 Best of Nollywood Awards n' otu "Onye Nduzi Kasị Mma N'egwuregwu Yoruba"2012 edition. | Leipzig Corpus Collections |
A họpụtara ya na "Ọkachamma na-akwado ihe nkiri na "12th Africa Movie Academy Awards". | Leipzig Corpus Collections |
A hoputara ya na ụdị ọrụ ọhụrụ kacha mma na 2005 Amen Awọdụ. | Leipzig Corpus Collections |
A họpụtara ya onye isi oche nke mmepe ụlọ ọrụ na odịda anyanwụ Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
A họpụtara ya, onye otu Council Council, Parasitology and Public Health Society of Nigeria (PPSN) dika onye South East Zonal Coordinator nke (2011- 2016). | Leipzig Corpus Collections |
A họpụtara ya ọzọ na ọkwa nka na ọnwa nke ise na afọ 2011, enye kwara ya okwa nke onye isi oche na ahụ maka nmekọrita anyi na mba di ọzọ. | Leipzig Corpus Collections |
A họpụtara ya ozugbo onye otu ya na kọleji Shannon Bobbitt sonyere otu ndi Los Angeles Sparks ebe onye otu ya bụ Candace Parker ga-agba. | Leipzig Corpus Collections |
Ahọpụtara Zainab dịka Mịnịsta na-ahụ maka ego n'ụbọchị 21 nke August 2019 site n'aka onye isi ala. | Leipzig Corpus Collections |
A họrọ akwụkwọ mbụ ya bl "A is for Africa" dịka ọkachamma akwụkwọ mmụta ụmụaka. | Leipzig Corpus Collections |
A họrọ Asomugha na Sporting News 2009 All-Pro Team (otu abụọ) yana Associated Press 2009 All-Pro Team (otu abụọ). | Leipzig Corpus Collections |
A họtara Asomugha ka ọ bụrụ onye isi ndị otu Raiders na egwuregwu bọọlu n'afọ 2007. | Leipzig Corpus Collections |
Ahụ bụ nnọchite anya nke ime ihe ike ndị ọchịchị yana ngwá ọrụ maka ụlọ ọrụ na fim Onwurah. | Leipzig Corpus Collections |
A hụghị ntuli aka a dị ka ọgbaghara mgbanwe nke akụkụ ndị ọzọ nke ndị Naijiria, ọkachasị na mpaghara Northern na Western na ndị na-emezigharị oge na-adịghị anya. | Leipzig Corpus Collections |
Ahụhụ ndị a bụ ihe ndị kachasị ebute afọ ọsịsa na efe efe yana ọrịa okpo nke mgbiri afọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ahụ igbu mgbu n’akawanye njọ ma n’adịgide ruo ogologo oge. | Leipzig Corpus Collections |
Ahụla n'ụzọ dị iche iche osi agbasa gụnyereọrịa mgbarị afọ akpọrọ Gụịlaịn-Bare. | Leipzig Corpus Collections |
Ahụmahụ ihe nke a mere ka ọ sonye na otu nmadu iri na ise ndị ndụmọdụ ndị n'ahụ maka akụ na ụba akpọrọ Economic Advisory Committee (EAC) nke Gọvanọ steeti ahụ guzoro na ọnwa June n'ụbọchị iri abụọ na otu, n'afọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ahụmahụ mbụ Cynthia Uwak nwere n'ịgba bọọlụ dụ ya n'ụmụ nwoke n'okporo ámá nke obodo ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ahụmịhe ndị a niile ọ nwetara metụtara usoro iti egwu ya. | Leipzig Corpus Collections |
Ahụ mmadụ anabataghị ọgwụ abụrụla nsogbu nyere i gwọ oria iba na senchuri iri abuo na otu, ebe ahụ mmadụ anaghị anaghị anabata ọtụtụ ọgwụ ma e wepụ artemisinim. | Leipzig Corpus Collections |
Ahú mmiri na gbanwé cha na mmírí mmírí, ifufe mmírí, na mmírí shíkpóró na ime etemete mmírí. | Leipzig Corpus Collections |
Ahu ndi mmadu na ahu he bu ha n'otu. | Leipzig Corpus Collections |
A hụrụ m otú ha si maa mma na otú ha si a muke. | Leipzig Corpus Collections |
A hụrụ ya na ihe nkiri ndịa: "King of Boys" dịka Odogwu. | Leipzig Corpus Collections |
Àhụ ya dị̀ mkpụmkpụ ọdụ̀ ya dị ogologo. | Leipzig Corpus Collections |
Aisha Jummai Al-Hassan bụ onye Fulani. | Leipzig Corpus Collections |
Aishatu Jibril Dukku bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria n'onye na-elekọta ndị uwe ojii. | Leipzig Corpus Collections |
Aisien bụ onye agbụrụ Naịjirịa na nke Kamerun, amụrụ na Julaị 4, 1991, na Legọs ka onye isi ndọrọndọrọ, Dr. | Leipzig Corpus Collections |
Aisien n'arụ ọrụ na Fox 5 News, na AARP Foundation, Discovery Communications, Foreign Policy Initiative, United Nations na Atlas Mara. | Leipzig Corpus Collections |
Ajayi nwụrụ n'ụlọ obibi ya dị na Surulere, Lagos State na 6 Julaị 2016 mgbe ọ gbara afọ iri asatọ na abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ajibade ejirila blọọgụ ya kpọọ uche gaa n'okwu metụtara ọha na eze ọkachasị dịka ọ na-emetụta ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ. | Leipzig Corpus Collections |
Ajibade nọchitere anya Nigeria na asọmpi oyi ebiri, tupu ịgba asọmpi mbụ ya maka ndị otu egwuregwu na 2018 WAFU Cup na Côte d'Ivoire. | Leipzig Corpus Collections |
Ajibade so na otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị mba 2018 Afrịcan Nations Championship Nigeria women's national football team ebe o meriri asọmpi a tinyere ndị otu ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Aka ahu bu mkpagara- | Leipzig Corpus Collections |
Akacha amaraya maka na ono na ime onyonyo nke obu onye isi na ndi otu ka ha so mee ihe egwuregwu na ime 2014 nke ana akpo Chetanna. | Leipzig Corpus Collections |
A kacha mara Enemkpali n'ihi esemokwu ya na onye na-agba ọsọ azụ bụ Geno Smith, mgbe ọ sụrụ Smith ọkpọ na agba ya n'ihi $ otú puku na narị abụọ tiketi ụgbọ elu, $ narị isii nke a ga-akwụghachi. | Leipzig Corpus Collections |
A kacha mara ya maka ọrụ ya pụrụ iche dịka dibia bekee na omume ịgba ụmụ nwanyị ume isonye na ọmụmụ ọgwụ. | Leipzig Corpus Collections |
Aka mgba nke ụlọ ọrụ ahụ gụnyekwara ịnye ISBN na ISSN maka ndị na-ebipụta akwụkwọ, usoro nke na-esiri ike na enweghị usoro teknuzu na-arụ ọrụ na mpaghara mpaghara mana ọ na-adịwanye mfe ugbu a site na ịmatakwu na ịmụrụ nke teknụzụ mkpanaka. | Leipzig Corpus Collections |
Aka nri na-ejide mma ya na ogwe aka a na-ekwu okwu ya na agụba dị elu, aka ekpe bụ azu ma ọ bụ ọtụtụ ugboro, isi mmadụ nke nwere anya, imi, na ọnụ na-agbapụta ihu ihu concave. | Leipzig Corpus Collections |
Akaọrụ ha: Ndị na-eme ihe nkiri, Ndị na-emepụta ihe nkiri. | Leipzig Corpus Collections |
Akaọrụ - onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu, onye ama ama na onyonyo TV. | Leipzig Corpus Collections |
Akaọrụ - Onye na-agụ egwu oziọma, onye na-ede egwu,Onye nkwusa oziọma. | Leipzig Corpus Collections |
Akaọrụ - Onye na-eme ihe nkiri(Omee), Onye na-eme ihe nchikọta na TV. | Leipzig Corpus Collections |
Akaọrụ - Onye na-eme ihe nkiri(omee), onye nlereanya, onye na-eme ihe nchikọta. | Leipzig Corpus Collections |
Akaọrụ ya - Onye na-eme ihe nkiri, onye na-ede ihe nkiri. | Leipzig Corpus Collections |
Aka ọrụ ya pụtara ihe mgbe ọ kpara agwa n'ihe nkiri a kpọrọ Bisola Alanu ebe ọ bụ onye isi agwa. | Leipzig Corpus Collections |
Ákàrà ndi a kárìrì ị gbásà ihnye ihunaya na ọyị; nke dị nà áká agha dị nsọ nà uzuzo. | Leipzig Corpus Collections |
Ákàrà nsibiri dị puku, nke há mà dị 500 nke hé détùrù. | Leipzig Corpus Collections |
Aka Young D di na abụ abụọ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Akhator sitere n'ezinụlọ nke mmadụ atọ, nne na nna ya na nwanne ya nke okenye bi na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Ákíkó mbu di ímérímé na oménàlà iche iche, mà ha enwéghị ihe kwádoro ya si ọ bu eziókwu, bụ ihe há sị bu óbị oménàlà ndi áhù, mà ha bughị ihe ezibote ndi mádu gi si mèrè; ọ bu ihe bu irò. | Leipzig Corpus Collections |
Akíkó nke mbu maka édéíwu Ochíchìíwu Rome gi gbáwá uwa isé. | Leipzig Corpus Collections |
Akilu bụbu onye ntụzịaka gbasara nyocha akparamaagwa na nkwukọrịta okwu n'ụlọ ọrụ nke National Security Advisor na Naịjirịa, ebe ọ rụrụ ọrụ Countering Violent Extremism Programme n'etiti afọ 2012 na 2015. | Leipzig Corpus Collections |
Akilu bụkwa onye edemede akwụkwọ ụmụaka, onye dere akwukwo umuaka iri na asaa. | Leipzig Corpus Collections |
Akindele-Bello Olufunke Ayotunde ónyé amaara dị́ ka Funke Akindele /Jenifa) bụ ónyé n'eme ihe nkiri ma na-arụ́pụ̀tákwa ihe nkiri. | Leipzig Corpus Collections |
Akindele bụ̀ụ̀rụ̀ onye ámà ama mgbe ó gósìpụ̀tàra ònwé ya na United Nations Population Fund ( UNFPA ) nke na-akwado sitcom/Need to know, nke malitere site na 1998 ruo 2002. | Leipzig Corpus Collections |
Akinsemolu bu onye otu Royal Commonwealth Society na onye otu nke National Steering Committee of Sustainable Energy Practitioners Association of Nigeria n’okpuru mịnịstrị n'ahụ maka ọkụ. | Leipzig Corpus Collections |
Akinyelure malitekwara ụlọ ọrụ REAP, na-emepụta ihe gbasara mgbasa ozi, njikwa aha na usoro nkwukọrịta. | Leipzig Corpus Collections |
Ákọ na Uche bu ihe omúmú nke ihe basiri ihe échìchè maka ihe nọr na uwà na òtù ọ shi bya nge na gini kọ dị màkà, na ímá, óbì ọbọdọ, nchèfwüor ihe, ákọ, na asụsụ. | Leipzig Corpus Collections |
A kọọrọ akụkọ na ihe gbasara ya amasighịzị onye isi ala Obasanjo maka ọhụrụ ya dịka onye mmekọ nke gọvanọ Akwa Ibom bụ Victor Attah, onye ya na Obasanjo nwere nghọtahie. | Leipzig Corpus Collections |
A kọrọ na aka ndị uwe ojii akpara go ndị n'tọọrọ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
A kọrọ na Onye isi ala nyere iwu ka e weghachi ego niile ndị e jighi rụọ ọrụ, mana e kwuru na ndị ọrụ ahụike na-ekeriela ya bụ ego. | Leipzig Corpus Collections |
Akọwala egwu mbụ ya na CV abọm, "Ololufe", dịka otu n'ime egwu ịhụnanya kachasị ukwuu nke onye Naijiria dere. | Leipzig Corpus Collections |
Akọwala ụdị egwu ya dị ka egwu na agbanwe mgbanwe, ụda dị iche iche site na ụda afrobeats, reggae, rock, pop na R&B. | Leipzig Corpus Collections |
Á kọwapụtakwara ya dị ka odee kachasị n' agụmagụ echepụtara echepụta nke Xperience Womanity Awards. | Leipzig Corpus Collections |
A kọwapụtara chi dị iche iche dị ka 'ihe dị ọkụ' ma na-ejikarịkwa ọnụnọ nke na ọtụtụ n'ime ụzọ ọha mmadụ si arụ ọrụ nlezianya ma na-adụ ọdụ ka ha zere ha mgbe mgbe, enyere ndị ụkọchukwu ọrụ ka ha na-elekọta ọtụtụ ụlọ arụsị. | Leipzig Corpus Collections |
A kọwapụtara Nsibidi dị ka “usoro mmiri mmiri” nke nkwukọrịta nke nwere ọtụtụ narị adịghị ama anya na akara ngosi. | Leipzig Corpus Collections |
A kọwara Chuma dịka onye na-akpali mmụọ ndi agbọ ohụrụ Naịjirịa na-ede Abu. | Leipzig Corpus Collections |
A kọwara Nsibidi n' oge ọchịchị mgbe "PA Talbot" dị ka ụdị ide ederede oge ochie ", Talbot kọwara na-ejiri nsibidi ezi ozi" agbacha ma ọ bụ see ihe eserese n'ukwụ osisi ". | Leipzig Corpus Collections |
A kọwara ụlọ oriri na ọṅụṅụ ahụ ngwa ngwa ya na ọkọlọtọ ya, kpakpando na-acha odo odo. | Leipzig Corpus Collections |
A kowara ya dịka onye nkwado ụmụ nwanyị N'okwụ gbasara nkwuchite ọnụ ụmụ nwanyị. | Leipzig Corpus Collections |
A kọwawo Ali dị ka otu n'ime ụmụ nwanyị na-ede akwụkwọ na 1990s ugwu hausa nke naijiria "na-enye olu maka ikike okike ha" n'ime "mgbidi nke okpukpe na ọdịbendị". | Leipzig Corpus Collections |
Akọwawo ya dị ka onye nwere oke ọsọ na usoro iji gbanarị ndị na-agbachitere ya. | Leipzig Corpus Collections |
Akpako master, ka esi eji obi uto na-akpọ ya, natara otuto dị egwu maka ụdị egwu ya pụrụ iche. | Leipzig Corpus Collections |
Akpata n'eme ihe ruru nde mmadụ 20 kwa afọ, karịsịa na mba ndị n'emepe emepe na Afrịka na Esịa. | Leipzig Corpus Collections |
A kpọbatara Dede mgbe onye otụ ha bụ Erika Skarbø merụrụ aru. | Leipzig Corpus Collections |
A kpọkwara ya 1984-85 nwaanyị ọgba volleybọl kacha mma na Fresno state maka afọ 1984 na '85. | Leipzig Corpus Collections |
A kpọrọ aha nje korona a mbụ n'afọ 1968 ọ bụ ndị otu na-ahụ maka ịgwọ ọria nje dị iche iche mere nke n'ime akwụkwọ jonalụ akpọrọ Nature nke bụ iji wee gosipụta ezinaaụlọ nje di iche iche. | Leipzig Corpus Collections |
A kpọrọ Anosike na ndị otu USA Women's U19 nke nọchitere anya USA na asọmpi U19 nke 2005 emere na Tunis, Tunisia, na July na August 2007. | Leipzig Corpus Collections |
Akpọrọ Anosike na Washington Mystics na Eprel 9, 2011. | Leipzig Corpus Collections |
Akpọrọ Asomugha aha maka e'gụnye ya na onyinye nnukwu ugwu nke Sports Illustrated oka egwuregwwu nke Afọ 2008. | Leipzig Corpus Collections |
A kpọrọ Ekezie ka ọ gaa ogige Atlanta Hawks ebe ọ bụ onye nchịkwa na-ebute akara 11.8 na 48.8. | Leipzig Corpus Collections |
A kpọrọ Igbo n’onwe ya onye kacha gbaa bọọlụ, ma ka o mechara otu afọ,ọ gara Fortuna Hjørring na Denmak. | Leipzig Corpus Collections |
Akpọrọ ndị Naịjirịa ugboro atọ ka ha na-achọ ịgafe Osimiri Niger n'oge Ọktọba, na-akpata ọnwụ nke ọtụtụ puku ndị agha, ọtụtụ tankị na akụrụngwa. | Leipzig Corpus Collections |
A kpọrọ Okpo dika onye ọhụrụ na CNN African Voices. | Leipzig Corpus Collections |
A kpọrọ oku ka ndị Ikwerre sonye na njikwa akụ na ụba na ime mkpebi na mmepe; ọkụ ọkụ ọkụ ngwa ngwa; imeziwanye nlekọta ahụike na ọrụ agụmakwụkwọ; na ohere ọrụ ndị ntorobịa. | Leipzig Corpus Collections |
A kpọrọ Onyekwere ka ọ nọchite anya Team Africa na 2018 IAAF Continental Cup nke e mere na Ostrava,na Czech Republic. | Leipzig Corpus Collections |
Akpọrọ ya "Flakky Idi Dowo" mgbe ọ rụchara ihe nkiri Fathia Balogun dị ka "Folake" n'afọ 2006. | Leipzig Corpus Collections |
A kpọrọ ya "resolute feminist". | Leipzig Corpus Collections |
A kpọtụrụla Chuma Mmeka dịka "onye Naịjirịa bu opụrụiche na ọrụ aka. | Leipzig Corpus Collections |
Akpọ ya be egwu ugboro ugboro na igwe redio. | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.