Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
text
stringlengths
11
148k
lang
stringclasses
6 values
Moses Simon, Wilfred Ndidi, Samuel Chukwueze, Joe Aribo nakwa William Troost-Ekong bụ ndi so malite asompi a. Kelechi Iheanacho bụ onye nyere otu golu a ka owetere aka na nkeji iri atọ amalitere egwuri egwu a,ebe Taiwo Awoniyi nyere ya aka.
ibo
Ha kwetara na enwere agam n’ihu na agha ana ebu megide iṅu ọgwụike nakwa ihe ọjọọ ndi ọzọ,site na njiko aka ọnụ ụlọ ọrụ abụọ a. Oge ha nwere nzukọ a ha kara maka inwe ezi nchekwa,nke ka nke bụ etu ha abụọ ga esi kwusi ibubata ọgwụike n’ala anyi site n’ọdụ mmiri.
ibo
Onweghi onye emere ka ọmata ihe banyere nzukọ a,ebe Tinubu emebeghi ka amata ebum n’obi ya banyere izọ ọkwa onyeisiala nke afọ 2023.
ibo
Samuel Ikpea,kwuru nan di otu(NFSC) si mba Mali, Ghana, Cote D’Ivoire nakwa South Africa sonyekwara ha ikwado otu egwu Eagles.
ibo
Somorin kwuru na ana ele anya n’ndi mmadu ga abia ma okuo elekere itolu ma ruwe isi nya iwuCovid-19.
ibo
*Mmepe obodo, * Mmụbawanye akụnaụba na ihe ndị ọzọ bụ mkpa ha chọrọ ka Soludo gboo n’ime Anambra steeti so na steeti ndị di n’Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa ebe azụmahịa nakwa iji ego chụọ ego bụ isi mmiri akụnaụba ha.
ibo
Ọnọdụ ndị a gụnyere alum di na nwunye, mkpata na mmefu ego, mmekọrịta odibo na onyeisi ya, ọchịchị, agwa mmadụ, mkpachapụ anya, ọzụzụ ụmụaka, igba mbo, nsọpụrụ, nri na ụgani,wdgz.
ibo
Ọ bụrụ na e kenye nwaanyị ala n’ụlọ nna ya, na anya nwaanyị ahụ agaghị anọgide n’ụlọ di ya, na obere ihe na ọ ga-agbalata.
ibo
*Ahụhụ ikpochasi ubu were malite adịghị ya nanị ọrụ di ya bụ ikponye aja n’akpa ma bọọghe ya were tinye ji n’ime ya.
ibo
“Ebe e nweghi ya ma ncha bu: Abia, Edo, Plateau, and Sokoto.” Ozi kwurukwara na nchịkọta, 254,894 bụ ndi buu oria ahụ, 249,326 bụ ndi asịrị ha si n’ụlọọgwụ laa 3,142 bụ ndi nwụrụ anwụ.Ọnụọgụgụ ndi a nile bụ ihe e nwetara na Steeti 36 na isiala Naijiria bụ Abuja.
ibo
Akwụkwọ Akwụkwọ dị mma maka na o nweghị ihe ọjọọ ọ na-eme gburugburu obibi.
ibo
“Asombodo mahadum ndị nọ na Ukraine bụ ihe ọtụtụ na-ahụ dịka ihe bara ezigbo uru ma bụrụkwa ihe ọtụtụ na-akwanyere ugwu” O kwukwara “Ọtụtụ ndị na-aga mba a na-aga ịnata ọzụzụ ịbụ ndị dọkịnta dịka ha nwere ọtụtụ akwụrụngwa ụmụakwụkwọ ji nwete ọzụzụ suru oke maka nke a” Otu ihe dị mkpa ikwesiri ima bụ na ọtụtụ ihe a na-e...
ibo
Njirimara ya bụ anya mmadụ ịcha mmeemmee ma ọ bụ ịfụ ya ụfụ, Ọ na-emekarị ndị dị malite n’afọ iri anọ gbagowe, Ndị isi ojii nakwa ndị Asia kacha enwe ọrịa a. Ihe na-akpatakari orịa bụ ọgwụ ụfọdụ mmadụ n’anụ na-adịghị edebe anya ọcha mgbe niile.
ibo
“O gara n’iru kwue si na ya na-ekele ha na ntachi obi n’igbasimbo ike nke ndi SUPA IGULU tinyekwara ndi na-enye ha ọzụzụ maka ọzụzụ pụrụ iche ha nyere ha.O kwuru ka ọkụ a ha munyere digide ruo na njedebe .
ibo
Maazi Guterres gwara onyeisi African Union, AU, site n’aka onyisi ha nke mba Afirika bụ Olusegun Obasanjo onye kọwari ya na nke etu osi akwadobe ihe ndi a. Ndi agha isi na ndiagha na-akwadoghi ochichi na-akwarita mgbọ na ugwu obodo ahụ nke megoro otu afọ.Ọtụtụ ndi mmadu anwụọla na ya bụ agha.
ibo
Gọvanọọ Steeti bụ Babagana Zulum nabatara otu a ma keleee ha nke oma etu ha si akwado ha n’afọ isii na asaa gara aga were ruo ugbu a. Gọvanọọa kwukwara na ha nwere udo na Steeti ahụ kembge Shekau bụ onyeisi Boko Haram jiri nwụchaa.
ibo
Prezident Muhammadu Buhari etoola ndi otu egwuregwu Supa Igulu etu ha si were mee ka Naijiria nwee olile anya site na mmeri ha meriri ndi otu egwuregwu bọọlu Guinea-Bissau site n’inye ha ọkpụ goolu abụọ ha asataghi ma ncha.Ọ bụ Sadiq Umar na William Troost-Ekong nyere ọkpụ goolu ndi a.Nke a mekwara ka otu egwuregwu a s...
ibo
Nkea putara na mmadu 251,341 bụ ndi nile butere ọria,mmadu 224,939 bụ ndi nwetagoro onwe ha ebe mmadu 3,116 bụ ndio laworo mụọ ka ọdi ugbua gba gburu gburu ala anyi.
ibo
Onyeisiala ka ana elle anya n’ọga alọghachi ma emecha emume a.
ibo
Novak Djokovic apụọla mba Australia Mịnịsta na-ahụ maka nbata na ọpụpụ na mba Australia bụ Alex Hawke ekwuola na ọpịa Tenịsị mba ụwa bụ Novak Djokovic apụola mba ahụ ugbua. N’ozi ya o dere “A nabatara m mkpebi ụlọikpe ‘Federal Court’ nke mba Australia”. Hawke ji ikike ya dịka Mịnịsta kagbuo akwụkwọ ikike njem Djokovic ...
ibo
Djokovic na Miomir Kecmanovic bụkwa onye Serbia kwesiburu ịsọkọta mpi na Mọnde, Jenụwarị 17 2021. Mana ọ bụzi Salvatore Caruso, onye Italy ma bụrụkwa onye nke otu narị na iri ise na bọọlụ tennis na mba ụwa ga-anọchite anya Djokovic na Mọnde. Iwu asọmpị ukwu kwuru na ọkaibe ọbụla gbajọrọ udiri egwu tennis dịka ewepụtech...
ibo
Djokovic onye laghachiri na ebe ejichiri ya n’ụbọchi satọde- nwetere ohere ị ga otu ebe o si e gere etu ikpe ya si aga. Igwe C./BBC
ibo
Etu ikpe Nnamdi Kanu si aga taa n’Abuja Ikpe dị n’etiti Nnamdi Kanu – onyeisi ndị otu na-achọ nnwereonwe bụ Ipob – na goomentị Naịjirịa, ga-amalitekwa ọzọ n’ụtụtụ Wenezde a n’ụlọikpe ukwu dị n’Abuja. Cheta na ọ bụ n’ụbọchị Tuzde ka ikpe ahụ malitekwara ọzọ, nke mbụ ya n’afọ ọhụrụ a bụ 2022. Gọọmentị Naịjirịa ji Nnamdi ...
ibo
Nke a mere ka ọkaiwu Nyako nye iwu ndị a: Etu ikpe Nnamdi Kanu si ruo ebe ọ nọ ugbua Ọkaikpe Binta Nyako nke ụlọikpe ukwu dị n’Abuja yigharịrị ikpe Kanu ruo taa bụ Jenụawarị 18, 2022 n’abali iri abuo n’otu Ọktoba afo, 2021. Cheta na mgbe mbụ Kanu gbara n’ihu ụlọikpe ukwu dị n’Abuja bụ n’ọnwa Julai ka anwụchịchara ma ti...
ibo
Ọnụ ọgụgụ mmadu nile butere ọria gba gburu gburu ala anyi bụ nari puku abụọ na iri ise ,nari iri itolu iri abụọ na itolu(250,929)mmadu nari puku abụọ iri abụọ na anọ na iri ise na abụọ(224,052)bụ ndi nwetagoro onwe ha,ebe mmadu puku atọ otu nari na atọ bụ ndi laworo mụọ ka ọdi ugbua.
ibo
Ipob Sit at home: etu osi metuta mpaghara owuwanynwu Ụzọ dị iche iche tọgbọ chakoo n’isiobodo steeti a, dịka ọtụtụ ndị mmadụ apụtabeghi ịgara mkpa ha. N’agbanyeghi na ọ bụ ụtụtụ Mọnde, ụfọdụ ebe ndị na-ekwokarị ekwo tọgbọ chakoo. Ọtụtụ ụgbọala anaghị aga n’okporoụzọ New Haven dị n’Enugwu n’ụtụtụ Mọnde. Ụzọ Chime Avenue...
ibo
Otu Ipob kwuru n’abali iri na ise nke ọnwa Jenụwarị a na ha etinyeghi mmachi onye ọbụla nọrọ n’ụlọ nke ha kpọrọ ‘sit at home’ na Bekee, n’abali iri na itolu na iri abuo nke ọnwa Jenụwarị afọ 2022, dịka ndị mmadụ na-eche. N’ozi ọnụ na-ekwuru ha bụ Emma Powerful ziputere, o kwuru na ọ bụ naanị n’ụbọchị 18 Jenụwarị, ụbọch...
ibo
Ọ sị “Nke a bụ nke ugboro abụọ Onyeisiala Naịjrịa nyere m nturuugo maka eziokwu na ikwuwa aka ọtọ’’.
ibo
Nọt Korịa na-ekwu na ụkwụ na aka ha adịghị n’ihe ọbụla gbasara ohi Intanetị.
ibo
Naijiria ga ezute mba Sudan n’asompi iko mba Afrika taa Asọmpi a ga-adị n’ọgbọegwuregwu Roumdé Adjia, Garoua, nke mba Kameruun ma ọ kụọ elekere ise nke ehihie Satọde. Ọ bụrụ a Super Eagles merie nke a pụtara na ha etozuola oke ịbanye n’agba ọzọ nke asọmpi a. Sudan chọrọ mmeri iji nwee olileanya ịbanye n’agba nke ọzọ. C...
ibo
Nke mbụ ha zutere n’afọ 1963, Sudan ji ọkpụ goolu anọ a na-asataghị otu merie Naịjirịa (SUDAN 4 – 0 NIGERIA, 1963). Nke abụọ ha zutere n’afọ 1976, Naịjirịa ji otu ọkpụ goolu merie ha (NIGERIA 1- 0 SUDAN, 1976).
ibo
Onyeisiala kelere Gọvanọ Simon Lalong maka etu ndi gọọmenti ya si leba anya na ọnọdu a.
ibo
Ọnụ ọgụgụ ndi sitere na steeti iri na asaa– Lagos (120), Rivers (118), Anambra (38), FCT (32), Gombe (31), Kaduna (21), Oyo (14), Benue (11), Cross River (10), Kwara (9), Borno (5), Kano (5), Bauchi (3), Jigawa (3), Abia (1), Ogun (1), na Sokoto (1).
ibo
A napụla Prince Andrew ikike ndị agha na ihe nrite ndị ọzọ Isioche ọchịchị nke Buckingham nke Ezenwaanyị Elizabeth nọ n’isi ya ekwuola na ha ekpupula Prince Andrew okpu dịka nwa Eze ya na ikike na ihe nrita ọzọ so ọkwa ya dịka ikike na ihe nrita ọ nwere dịka onye agha Briten. A na-akọwa na nke a ga-emetuta aha otutu ya...
ibo
Ụlọọrụ ọchịchị Ezenwanyị kwuburu na Andrew eweghịzị ikike ndị agha kemgbe ọ rituchara n’ọkwa na 2019. Ọ kwa mba ofesi o ji gụnyere Colonel-in-chief of The Royal Highland Fusiliers Of Canada na Colonel-in-chief of the Royal New Zealand Army Logistic Regiment.
ibo
Ihe mere Soludo jiri họpụta Ezekwesili na ndị ọzọ Charles Chukwuma Soludo ahọpụtala Oby Ezekwesili na ndị ọzọ dịka kọmitii ga-enyefe ya ọchịchị a kpọrọ ‘transition committee’ n’ọkwa ịbụ gọvanọ Anambra steeti. N’ozi Soludo wepụtara, Oby Ezekwesili ga-arụ ọrụ dịka onyeisioche kọmitii ahụ bụ ndị ga-ahụ na o were ọchịchị n...
ibo
Ndị so na kọmitii a gụnyere: 1) Mrs Oby Ezekwesili (Chairperson) 2) Prof. Benedict Okey Oramah 3) Rt. Hon. Uche Okafor 4) Prof. Pat Utomi 5) Prof. Chidi Odinkalu 6) Mr. Steve Nworga 7) Chief Osita Chidoka 8) Hon (Dr) Ben Nwankwo 9) Hon Charles Odedo 10) Barr Tony Ifeanya 11) Mr. Ferdinand Agu 12) Prof. Osita Ogbu 13) C...
ibo
Ikwueto, SAN 21) Dr. Olisa Agbakoba, SAN 22) Barrister Echezona Etiaba, SAN 23) Prof. Offornze Amucheazi, SAN 24) Engr. Emeka Ezeh 25) Chief Leon C. Mezue 26) Hon Chike Anyaonu 27) Hon Evarist Uba 28) Dr. P.C.J Adibe 29) Chief Akachukwu Nwankpo 30) Dr. Mefor Law 31) Dr. Alex Obiogbolu 32) Dr Godwin Owoh 33) Dr. Greg Ug...
ibo
GỤKWUO GBASARA YA: Iju mmiri: FCTA malitere iwepụ ihe owuwu n’okporo ụzọ mmiri
ibo
FG, NABG, Horti Nigeria, na enwe mmekọ iji gboo ọrịa nje tomato Ụlọ ọrụ Federal Ministry of Agriculture and Rural Development, Horti Nigeria, na Nigeria AgriBusiness Group (NABG), ejikọtala ọnụ iji buso ọrịa tomato nke malitere na nso nso a na obodo a maara dị ka Tuta Absoluta. Ndị otu ahụ gosipụtara nke a na nnọkọ akụ...
ibo
“Anyị na-arụkọ ọrụ ọnụ na Tomato Growers, Processors and Marketers Association of Nigeria (NAPTAN) oge ọ bụla na nyocha ihe na-eme na steeti ndị ọzọ. “Anyị nwere ihe ndekọ anyị ugbua ma anyị na-arụ ọrụ na ihe abụọ, Ministri na-akpọ nzukọ ndị na-emetụta ya, nke nwere ike jikọta ya na ihe NABG na-eme atụmatụ. O kwuru, “M...
ibo
FCTA na-aga n’ihu nghazi maka ndị njem ala nsọ chọrọ Ulo oru Federal Capital Territory (FCT) Muslim Pilgrims Welfare Board, ekwupụtala mmalite nke akụkụ nke abụọ nke mmega ahụ maka 2023 chọrọ ndị njem ala nsọ na Alaeze Saudi Arabia. Board ahụ kpughere na ọ ga-amalitekwa nkwadebe maka akụkụ nke abụọ nke agụmakwụkwọ na m...
ibo
Ọ gbakwụnyere na mmemme nhazigharị nke a na-eme n’usoro ga-enyere ndị njem na-eche echiche ka ha nwee nghọta maka mmemme alajị yana ụkpụrụ na amụma ọhụrụ ndị ọchịchị Saudi na National Hajj Commission of Nigeria (NAHCON) webatara maka njem alajị nke afọ a. Onye isi ahụ gosikwara na a ga-eme nyocha ahụike maka ndị njem a...
ibo
Ụlọ ọrụ Maritime nke Nigeria na-akwali itinye ndị ntorobịa aka na-adịgide adịgide Onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka nchekwa na nchekwa mmiri nke Naijiria (NIMASA), Dr. Bashir Jamoh, na-ekwu na ụlọ ọrụ ụgbọ mmiri na Naijiria buru ibu nke na-eme ka ndị ntorobịa na-akpa ike na-aga n’ihu. Jamoh kwupụtara nke a na Tuzdee mgbe ọ ...
ibo
N’okwu ya maka mmemme Amnesty, Ndiomu kwuru: “Ahụmahụ m bụ ịhazi ụzọ ọhụrụ maka mmemme site n’ịkwado ebumnobi bụ isi nke gọọmentị. “Site n’iweta echiche ọhụrụ, na-ewepụta usoro njikwa akụ na ụba ọhụrụ maka ndị ntorobịa na-eru uju, kama ịdabere na ụgwọ ọnwa kwa ọnwa, iji meghee ụzọ maka ọdịnihu ga-aga nke ọma.” Ka ọ na-...
ibo
“Agbasiri m ike nke ọma.”
ibo
Dịka a na-eche ka mpụtara nwale e mere n’ebe ndị ọzọ dị iche iche gba n’ọha, WHO ka na-atụle ma ha a ga-ebinyeaka ma nabata ọgbụgba ọgwụ ebe Naịjirịa na Ghana gbaara ọsọ binyeaka ma nabata ọgbụgba ya bụ ọgwụ.
ibo
Na Tuzde a, ụlọọrụ na-ahụ maka ọdịnma ndị Naijirịa nọ na mba ndị ọzọ nakwa enyemaka ndị nọ n’ihe ọdachị bipụtara akwụkwọ nke e tinyere akara ekwentị ụmụafọ Naijirịa na Sudan nwereike ịkpọ ma ha nwee nsogbu ọbụla
ibo
Ndị Alakụba n’ofe ụwa na-eme mmemme nke ọkụ eid-al, nke na-egosipụta njedebe nke ọnwa ibu ọnụ.
ibo
Onye isi oche APGA kwara ụta maka ihe isi ike ụmụ amaala gabigara n’oge na-adịbeghị anya ma kpọkuo mmadụ niile ka ha gbasie mbọ ike ka obodo dị n’otu, nwee ọganihu ,akụ na ụba na nchekwa.
ibo
Onye isi ala Buhari, onye chiri dị ka onye isi ala ndị agha site na Disemba 1983 ruo Ọgọst 1985, na-eje ozi ugbu a nke ugboro abụọ dị ka onye isi ọchịchị onye kwuo uche ya, site na Mee 2015 ruo na njedebe na Mee 29, 2023.
ibo
Aga m ahụ na a rụrụ ya n’oge ọchịchị m.”
ibo
Ndị akaebe hụrụ etu mgbọ ndị NSCDC si tụgbuo nwa ọhụrụ n’Owerri – Ndị Uweojii Akụkọ fesara etu mgbọ egbe si tụgbuo otu nwa ọhụrụ ebe ụfọdụ na-ekwukwa na mgbọ tụguru nne nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ ahụ oge ha kwụ n’okporoụzọ na-eche ụgbọala ha ga-abanye. Oge onye ntaakụkọ anyị jụrụ ndị uweojii Imo Steeti gbasara akụkọ a, ha ...
ibo
Mana ụlọ ntaakụkọ Vanguard dere akụkọ ebe Chimeziri kwuru na aka ha adịghị n’ọnwụ nwata ahụ aha ya bụ Chidalu. Chimeziri kwuru sị: “Anyị matara maka ọnwụ nwata ahụ oge ndị nwe ya bwetara mkpesa n’ụlọọrụ anyị ma na-ekwu na ọ bụ mgbọ si n’egbe onye otu anyị gburu ya, dịka ndịọrụ anyị nọ n’ụgbọala Hilux gbafere na mpaghar...
ibo
A ga-arụkwa ụzọ Abuja-Kano n’oge adịghị anya Gọọmenti Naijiria enyela mmesi obi ike na ngalaba abuo na ato nke okporo ụzọ Abuja – Kano ga-arụcha ma nyekwa ya onye isi ala Muhammad Buhari tupu ọ gwụchaa ọchịchị ya n’ọnwa Mee, abalị iri abụọ na itoolu. 2023. Nkwenye a bụ onye isi ndị ọrụ na Onye isi ala, Prọfesọ Ibrahim ...
ibo
N’ihe kpatara na ọrụ na ngalaba 1 nke okporo ụzọ bụ nke si Abuja si Zaria na-adịghị aga n’ihu dị ka nke abụọ ndị ọzọ, Minista ahụ kwuru na ihe kpatara ya bụ mpụ nke kwụsịrị ọrụ ahụ ihe dị ka otu afọ na 2022, okwu gbasara ikike ụzọ n’ihi na mkpa ịkwaga ụlọ, ahịa nrụnye ọkụ eletrik, ihe ndị a ga-edozirịrị tupu onye ọrụ a...
ibo
Ha kpebikwara na a ga-amalite ịkpọpụtakwa mpụtara ntuliaka n’oge nakwa n’ụbọchị onyeisi na-ahazi ngụkọ ahụ n’Adamawa Steeti ga-ekpebi.
ibo
Akụkọ banyere ire na ịtụmgbere ụmụaka abụrụla chi bọọ anụ ọzọ na Naịjirịa ọkachasị na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ.
ibo
Naijiria katọrọ ọgbaghara na Sudan Onye isi ala Naijiria bu, Muhammadu Buhari katọrọ ọgbaghara nke dara na Satọde na Khartoum, isi obodo Sudan, n’etiti ndị agha na ndị agha, Rapid Support Forces, RSF na-ekwu na agha na-aga n’ihu adịghị anabata. N’ikwu okwu n’oge nleta nke onye isi oche mgbanwe nke Chad, General Mahamat...
ibo
Emebere ndị agha nkwado ngwa ngwa na 2013 site n’aka onye isi ala Omar al-Bashir, onye chụpụrụ mgbe ọnwa ole na ole nke ngagharị iwe ọchịchị onye kwuo uche ya na 2019. Ọchịchị mgbanwe nke ndị nkịtị na-achị bụ ndị agha kwaturu na 2021 site na nkwado nke RSF. Esemokwu dị n’etiti ndị agha na RSF abawanyela kemgbe ahụ ka o...
ibo
“Onye nnọchi anya US na Sudan, John Godfrey, dere na Twitter na Sọnde na ya na ndị ọrụ ụlọ ọrụ nnọchi anya ya gbabatara.Godfrey dere, “Mbawanye esemokwu n’ime mpaghara ndị agha iji duzie ọgụ dị oke egwu.” “Ana m akpọku ndị isi ndị agha ka ha kwụsị ọgụ ahụ.”China kwuputara nchegbu ya na Ministri nke Mba Ọzọ na-agba akụk...
ibo
Ebe ndị agha gọọmentị na-ekwu na ha agaghị enwe mkparịtaụka ọbụla tutu ndị agha RSF etisaa.
ibo
Agbanyeghị na Japan so na otu mba kacha nwee nchekwa n’ụwa niile, nke a na-eme ya ụgboro abụọ awakporo ndị ọchịchị mba Japan dịka a gbagburu Shinzo Abe onye bụbu onyeisiala mba Japan afọ gara aga.
ibo
N’Ebonyi Steeti, mpaghara a ebe ndị e mere ntuliaka a metụtara okpuruọchịchị asaa nọ n’Ebonyi steeti nke gụnyere Abakaliki, Afikpo North, Afikpo South, Ezza North, Ezza South, Ikwo na Ivo.
ibo
Otu ahụ jụkwara atụmatụ ịkwatu ụlọ ndị na-ahụ maka ụgbọ elu na Legọs iji meghee ụzọ maka ọrụ obodo ọdụ ụgbọ elu nke Mịnịsta na-ahụ maka ụgbọ elu, Hadi Sirika bidoro.
ibo
Anyị emechiela nkọwa anyị na ihe omume ndị ọzọ, anyị dịkwa mma ịga,” ka ọ gbakwụnyere.
ibo
Ọmụgwọ Ọmụgwọ Ọmụgwọ bụ ọmenaala Igbo bidoro kemgbe gboo nke ka na-eme ruo ugbua Ile ọmụgwọ n’omenala Igbo bụ oge nne na-abịa ileta nwa ya nwaanyị na nwa ọ mụrụ (nke bụ nwa nwa ya). Ụfọdụ oge, ọ bụrụ na nwaanyị enweghịzị nne (ọ bụrụ na nne mụrụ ya anwụọla), nwunye nna ya maọbụ nne di ya ga-abị nọrọ n’ụlọ ya lee ya ọmụg...
ibo
A ga-azụtara ya akpa nnu na akpa ncha nke ọ ga-eke ndị agbataobi ya ma ọ laruo ebe o bi. BBC
ibo
Ha ejighikwa nwayi mụrụ nwa egwu egwu.Nke a mere ha ji ele ya omugwo nke oma,site n’ime ihe ọ bụla ha kwesiri ime,ka o were gbasie ike.Ha na-agba mbo hụ na nwanyi ahụ gara ezigbo ụlọọgwu were mụọ nwa ma kwadoro ya ihe ọmụgwọ nke oma.
ibo
Imaatu eji ihe ndi a mara ndi IGBO:Ichi ọzọ,ọmụgwọ,iba abamaba dika otu ọgbọ,ihu nwata eze,ibiugwu,irumgbede,akwamozu,ịtu nzu na ịgọ ọji d.g.z
ibo
Ahmed Ododo, onye Gọvanọ Bello’s Kinsman na onye ya na ya na-akpachi anya, bụ onye na-ahụ maka nchịkwa obodo Kogi steeti ugbu a.
ibo
O kwuru na a na-atụ anya na akwụkwọ a ga-enyere ndị otu nwere ọrụ aka na-eme nkwadebe na mbelata ihe iji chekwaa ndụ, ndụ, ihe onwunwe na gburugburu ebe obibi megide ihe egwu metụtara mgbanwe ihu igwe n’ime Nigeria na 2023.
ibo
Akwụkwọ ozi so n’akwụkwọ mgbasa ozi ahụ kwuru na ntụzịaka a bụ n’ihi arịrịọ ndị ụlọ akụ na ndị ọzọ metụtara na CBN mere ka o dokwuo anya usoro e si ejikwa akaụntụ na-ehi ụra na ndị na-adịghị arụ ọrụ site n’aka ụlọ akụ dị na mba ahụ.
ibo
Bayelsa Queens nke Naijiria meriri n’asọmpi WAFU B nke ikpeazụ n’afọ 2022 wee gaa n’ihu nara ọrịre ọla n’asọmpi CAF zuru oke nke Morocco na-akwado, wee merie Simba Queens 1-0 n’asọmpi nke atọ.
ibo
Ahụ ọkụ Lassa bụ nnukwu ọrịa hemorrhagic viral hemorrhagic nke nje Lassa, onye otu ezinụlọ nje virus na-akpata.
ibo
Okwu ya: “Enwere njikọ kpọmkwem n’etiti nri na-eri nri na nnukwu ngwaahịa anụ ụlọ, anyị ga-amalite na mmemme na ọrụ kpụ ọkụ n’ọnụ gbadoro ụkwụ n’ihe gbasara ibi ndụ iji wepụta usoro ahụ maka mmepe a na-ahụ anya.
ibo
Saudi Arabia n’izu gara aga gwakwara IMF na ọ ga-enye Pakistan ijeri $ 2 iji kwado ha.
ibo
Cheta kwa na e nwere ihe onyonyo nke nọ na soshial midia nke gosiri ebe otu onye setere mgbe ụlọ a na-ada.
ibo
Otti kwuru na ọ ga-eme ya n’Aba maka atụmatụ pụrụiche o nwere ịhụ na Aba ga-abụ ezi obodo ụlọọrụ na azụmaahịa n’ọchịchị ya.
ibo
Gọọmentị mba Amerịka na-ekwu na ha na-eyocha ị chọpụta ebe e siri kpughe akwụkwọ a e zoro ezo.
ibo
Ọ bụ Onome Ebi, Jennifer Echegini na Desire Oparanozie nyere goolu atọ ndị a. Cheta na mba New Zealand sọ na ndị ga-ahazi egwuregwu iko mba ụwa nke egwuregwu bọọlụ ụmụ nwaanyị.
ibo
Ọ bụ nleta nke isii na nke ikpeazụ ọ gara Alaeze ahụ kemgbe ọ malitere ọchịchị na Mee 2015.
ibo
A na-ewu ụlọ ntanye Dangote kemgbe afọ 2016, a na-atụkwa anya na ọ ga-abụ otu n’ime ụlọ nrụpụta mmanụ kacha ukwuu n’ụwa ma emechaa.
ibo
Agaghị m alaghachi na mgbanaka ruo Disemba – Antony Joshua Ekwuputala na ọ gaghị alaghachi na mgbanaka ruo Disemba na-esote mmeri Jermaine Franklin nke ọnwa a. GỤKWUO GBASARA YA: Mịnịsta na-ahụ maka egwuregwu na-ekele Anthony Joshua na mmeri ha meriri Franklin Ejikọla kpakpando ndị dị arọ nke Britain na ọgụ megide Dill...
ibo
“Ma ọ dị ihe dị n’ime gị nke dị ka, ‘Bịa, ị ga-alụ ọgụ, ị ga-emeri.’ N’oge ị malitere ịkwụsị ọchịchọ ahụ, ị ga-emerịrị onwe gị.” Ọ maara na oge ahụ ga-abịara ya otu ụbọchị. Otu ụbọchị ọ ga-akwụsị. “Enweghị bọmbụ oge m nwere ike ịgwa gị mgbe ọ ga-agbawa. Mana enwere eziokwu, “o kwuru. Otú ọ dị, o kwuru, sị: “Eziokwu m n...
ibo
Ha na-emekwara obodo ha ihe.
ibo
Ọ bụ ndi nwere akụnụụba ma bụrụkwa ndi enweghị ntụpọ ọ bụla n’obodo ka a na-echi echichi a.
ibo
N’ụbọchị ahụ, ezinụlọ na-akwado maka ememe ụbọchị Ista
ibo
site n’aka ndị Rom na Calvary c. 30 AD.
ibo
Nke a bụ ihe omume dị mkpa n’ihi na ọ na-anọchi anya àjà na nhụjuanya ndị e nwere ná ndụ Jizọs
ibo
Oshunkeye kwuru, “Obi dị anyị ụtọ imeghe ọwa nke Hallelujah, nke na-enye echiche ọhụrụ na-akpalite muo maka mmemme Ista.” “Anyị kwenyere na ọ ga-adabara ndị na-ekiri ihe.”
ibo
Ọ gbakwụnyere na South Africa ‘ga-arịọ arịrịọ ozugbo’ mkpebi ahụ.
ibo
Ọnụ ahịa nri dara bụ nke zuru uwa onu .- FAO Ọnụ ahịa nri bụ nke zuru ụwa ọnụ gbadara maka ọnwa nke iri na abụọ na-esochi na Machị, n’ihi ngwa ahịa siri ike, oke mbubata mbubata yana ka ọka na-aga n’ihu na-enweghị ihe mgbochi site na Ukraine na Russia, United Nations Food and Agriculture Organisation (FAO) kwuru.
ibo
Onye omebe iwu ahụ kwuru na ọ bụ ihe ziri ezi maka ndị na-ahụ maka ahụike, bụ ndị na-enwe mmasị na enyemaka ndị na-atụ ụtụ isi na ọzụzụ ha, inyeghachi ọha mmadụ site n’ịrụ ọrụ maka afọ ole na ole na ala atupu ha ebupụ nkà ha na mba ọzọ.
ibo
“Dịka mba, anyị agabigala ntuli aka nke mebere ndị isi na-esote ọkwa gọọmentị etiti na steeti.” Onyeisiala Buhari toro ụmụ amaala maka ime onwe ha n’udo n’oge na ka emechara ntuli aka izugbe.
ibo
O kwuru na n’agbanyeghị oke iwe nke ọchịchị ndị agha na mpaghara ụfọdụ nke kọntinent ahụ, “ọchịchị onye kwuo uche ya ka bụ nhọrọ kacha mma.”
ibo
Enwere m ike ime ka obi sie gị ike na a ga-ebuga akụkọ a n’aka Mr. President maka nkwado ya na mmejuputa ya, “o kwuru.
ibo
“Onyeisiala Putin kwuburu na ihe o ji wakpoo Ukraine bụ iji belata mba Nato nọ nso n’oke ala ha, mana ugbua, ọ hụla na ha na-abawanye.”
ibo
Cheta na otu n’ime ihe gọọmentị Naijirịa kwuru mere e jiri gbanwee akwụkwọ ego Naịra bụ iji hụ na ya bụ atụmatụ busoro ndị ntọ na-ana ego agha.
ibo
A malitere emume a n’afọ 2007 iji na-agbasa ozi maka ọnọdụ ‘autism’ nakwa ịgbasa ozi maka ụzọ dị icheiche a ga-esi wulite ọnọdụ ndụ ndị nwere autism.
ibo
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
Downloads last month
5