score float32 1.04 1.25 | Igbo stringlengths 10 499 | Tsonga stringlengths 10 491 |
|---|---|---|
1.249133 | Ahapụla enyi gị ma ọ bụ enyi nna gị , abanyekwala n' ụlọ nwanne gị n' ụbọchị ọdachi dakwasịrị gị . | u nga tikarhati hi ku ya emutini wa makwenu hi siku ra khombo, |
1.249103 | 28 Onye ọ bụla nke wepụrụ iwu Mozis nwụrụ na -enweghị ebere na akaebe nke ndị akaebe abụọ ma ọ bụ atọ. | 28 Munhu un'wana ni un'wana la honiseke nawu wa Muxe u fa a nga tsetseleriwi, loko ku ri ni vumbhoni bya vanhu vambirhi kumbe vanharhu.+ |
1.248724 | O nwere onye amuma obula nna unu ha emekpaghi ahu? | Hi wihi muprofeta loyi vatata wa n'wina va nga n'wi xanisangiki? |
1.247603 | 4 Ma ìgwè ndị obodo ahụ kewara: akụkụ ndị Juu raara ndị ọzọ, ụfọdụ na ndịozi. | 4 Hambiswiritano, vunyingi bya muti byi avana, naswona van'wana a va yima ni Vayuda kambe van'wanyana a va yima ni vaapostola. |
1.247513 | N' ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe anyị nọ n' ebe ọwụwa anyanwụ , anyị bịara ịkpọrọ ya isiala . | Hikuva hi vone nyeleti ya yena loko hi ri evuxeni, kutani hi tele ku ta n'wi nkhinsamela.'" |
1.247431 | Mgbe ahụ Jisọs bidoro ịkọcha obodo nile ebe ọ rụrụ ọtụtụ ọrụ ebube, nꞌihi na obodo ndị a echegharịghị bịakwute Chineke. | 20Ndi hone Yesu a tshi thoma u teketela miḓi ye a shuma khayo vhunzhi ha maḓembe awe, a i teketelela u sa laṱa vhuvhi hayo a ri, 21 |
1.247196 | Ọ̀ bụkwa na anyị na ụmụnne ya ndị inyom anọghị n' ebe a ? | Xana vamakwavo va xisati a va kona kwala eka hina-ke?" |
1.246868 | A ga-esi aghaa kwusa oziọma ahụ ma ọ bụrụ na e zipụghị ndịozi? | Vha nga ḓivhadzwa hani hu si na vho rumiwaho khavho? |
1.246466 | Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n'osisi? | A ni zwi ḓivhi uri ndi na maanḓa a u ni vhofholola na a u ni vhamba kha tshifhambano naa?" |
1.244811 | mama i can't hate ya | Mama I can't hate ya |
1.244576 | N' ihi iji ihe ọmụma dị otú ahụ na- akpa nganga , ụfọdụ adapụwo n' okwukwe . | Hi ku bombisa vutivi byo tano van'wana va hambukile eripfumelweni." |
1.244469 | N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha . | Hikuva loko va mbirhi kumbe va nharhu va hlangana hi Vito ra Mina, ndzi ta va na vona. |
1.24308 | Ònye n' ime ndị amụma ka nna nna unu hà na- akpagbughị ? | Hi wihi muprofeta loyi vatata wa n'wina va nga n'wi xanisangiki? |
1.242121 | Ọtụtụ mmiri apụghị imenyụ ịhụnanya , osimiri apụghịkwa ibupụ ya . | Mati yo tala a ma swi koti ku tima rirhandzu, hambi ku ri milambu a yi nge ri khukhuli. |
1.241976 | Olee ihe onye amụma ahụ si Juda a na-akpọghị aha ya na Baịbụl na-emeghị, oleekwa ihe ọ kpataara ya? | Muporofita wa Yuda a songo bulwaho dzina o kundelwa u ita mini, nahone ho vha na mvelelo dzifhio? |
1.241955 | Dị nnọọ ka Nna m ziteworo m , mụ onwe m na- ezigakwa unu . | Tanihi leswi Tatana a ndzi rhumeke, na mina ndza mi rhuma." |
1.241579 | Ọ̀ bụ na unu amaghị na m ga- anọ n' ụlọ Nna m ? | Xana a mi nga swi tivi leswaku ndzi fanele ku va endlwini ya Tatana?"+ |
1.241566 | Emere m gị onye amụma nke mba dị iche iche . | Ndzi ku endle muprofeta wa matiko." |
1.241098 | Ma, ndị ọzọ nọbu na-ekpere arụsị ndị ahụ chere na mmadụ rie ụdị anụ ahụ, onye ahụ ekpeerela arụsị. | Naho zwo ralo, vhaṅwe vhe vha vha vha tshi gwadamela yeneyo midzimu ya zwifanyiso vho vhona u nga u ḽa yeneyo ṋama zwi ḓo nga u gwadamela midzimu. |
1.240973 | 8 Ya abughi Ìhè ahu, kama O zitere ya ka O we b͕ara Ìhè ahu àmà. | A a nga ri yena ku vonakala, kambe a a rhumiwile leswaku a ta va mbhoni ya ku vonakala. |
1.2408 | 15 "'Amaara m ọrụ gị: ị jụghị oyi, i kpoghịkwa ọkụ. | 15 'Ndzi tiva swiendlo swa wena, leswaku a wu titimeli naswona a wu hisi. |
1.240752 | Mgbe Onyenwe anyị Jisọs gwasịrị ha okwu ndị a, e weliri ya elu, baa nꞌeluigwe, ebe ọ nọdụrụ nꞌakụkụ aka nri Chineke. | Musi Yesu Muṋe washu o no fhedza u amba navho, a takulelwa ṱaḓulu a ya a dzula thungo ya tshanḓa tshauḽa tsha Mudzimu vha vhusa vhoṱhe. |
1.240105 | Nkụzi Atọ n'Ime Otu na-eme ka ndị mmadụ ghara ịma onye Chineke bụ ma hụ ya n'anya. | Dyondzo ya Vunharhu-un'we kahle-kahle yi sivela vanhu leswaku va tiva Xikwembu ni ku xi rhandza. |
1.240101 | Ọ bụrụ na ha akpagbu m, ha ga-akpagbukwa gị. | Loko va ndzi xanisile va ta mi xanisa, na n'wina.' |
1.239593 | 8Ngọzi nādiri ndi di ọcha n'obi: n'ihi na ndi ahu gāhu Chineke. | Ku katekile lava nga ni timbilu leti tengeke, hikuva va ta vona Xikwembu. |
1.239387 | Dọkịta gwara ya anyala ụgbọala ruo afọ abụọ. | Dokotela o mu vhudza uri a songo reila lwa miṅwaha mivhili. |
1.239259 | N'ime ndi-amuma ka nna-unu-hà n notsob ?ughi? | Hi wihi muprofeta loyi vatata wa n'wina va nga n'wi xanisangiki? |
1.238572 | 24:17 Na ọ sịrị ha, "Gịnị bụ ihe ndị a okwu, nke ị na-atụle ha na ibe, dị ka ị na-eje ije na ndị mwute?" | 17 A ku eka vona: "Xana mi kanetana hi timhaka tihi mi ri karhi mi famba?" |
1.238556 | Devid na- achọ imerụ gị ahụ́ ' ? | Davhida u lava ku ku vavisa'? |
1.238219 | 36 O wee zaa, sị: "Ònye ka ọ bụ, Onyenwe anyị, ka m wee kwere na ya?" | 36 Munhu yoloye a hlamula a ku: "Kutani i mani, nkulukumba, leswaku ndzi ta pfumela eka yena?" |
1.237696 | 9:78 Ndi ha amaghị na Allah maara ha nzuzo na ihe ha na ịgba izu ọnụ, na na Allah maara niile adịghị ahụ anya ? | Ba azi 'diyi ecokini le idri eyini fe Mungu dri ku a'du ma e'yo si ya? |
1.237314 | N' ihi na n' ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ zukọtara n' aha m , anọ m n' ebe ahụ n' etiti ha . | Hikuva laha vambirhi kumbe vanharhu va hlengeletaneke kona hi vito ra mina, na mina ndzi kona exikarhi ka vona." |
1.236834 | na ichi ehihie na ichi abali, na ikpa ókè n'etiti ìhè na ọchichiri: Chineke we hu na ọ di nma. | ni ku fuma nhlekanhi ni vusiku, ni ku hambanyisa ku vonakala ni munyama; Xikwembu xi vona leswaku swi sasekile. |
1.236494 | 51 Ị chere na m bịara inye udo n'ụwa? | 51 Xana mi anakanya leswaku ndzi tise ku rhula emisaveni? |
1.236023 | O discoursed, àmà ka ala-eze Chineke, na ka ha kwenye n'ihe banyere Jesus, eji iwu nke Moses na ndi-amuma, site n'ụtụtụ ruo ná mgbede. | Pawulo a va hlamusela ta Mfumo wa Xikwembu, a ti tiyisa hi vumbhoni bya yena; a ringeta ni ku va kombisa ta Yesu, hi ku hlaya eNawini wa Muxe, ni ka vaprofeta, a vulavula ku sukela nimixo ku ya fika nimadyambu. |
1.235613 | Ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị ka mba niile nke ụwa ga- agọzi onwe ha n' ihi na i gewo ntị n' olu m . | Tshakha dzoṱhe dza ḽifhasi dzi ḓo wana mashudu nga vhana vhau, nge wa nthetshelesa.' " |
1.234685 | N' ihi na a kawo ya aka na Nwa nke mmadụ ga- abịa n' ebube nke Nna ya , ya na ndị mmụọ ozi ya , mgbe ahụkwa , ọ ga- akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka omume ya si dị . | Mubebwa-nga-muthu u khou ḓa e kha vhugala ha Khotsi awe e na vharuṅwa vhawe; ndi hone a tshi ḓo ṋea muṅwe na muṅwe nga he a shuma ngaho. |
1.234464 | Ọ́ bụghịkwa nke ndị mba ọzọ ? | Xana a hi xa vona ni vanhu va matiko ke? |
1.234227 | Nání, di ike, nwe kwa ume nke-uku, ilezi anya ime dika iwu ahu nile si di, nke Moses, bú orùm, nyere gi n'iwu: ewezugala onwe-gi na ya n'aka-nri ma-ọbu n'aka-ekpe, ka i we nwe uche n'ebe ọ bula i nēje. | Tiya mbilu, u tiya swinene, u hiseka ku endla hi nawu hinkwawo lowu Muxe, nandza wa mina a ku leriseke wona; u nga tshuki u hambuka eka wona exineneni, hambi ku ri eximatsini, leswaku u ta kateka eswilweni hinkwaswo leswi u nga ta swi sungula. |
1.233174 | Ịkpọ isi ala ha bụ ihe efu, nꞌihi na ọ bụ ozizi mmadụ ka ha na-ezi nꞌọnọdụ iwu Chineke.' " | Va tama va ndzi gandzela swa hava, hikuva va dyondzisa swileriso swa vanhu va swi endla tidyondzo leti nga enawini.' |
1.232894 | ma o nweghi nkpọrọgwu nime onwe-ya, kama ọ nānọ nwa oge; ma mb͕e nkpab͕u ma-ọbu nsob͕u putara n'ihi okwu ahu, ngwa ngwa ọ ma n'ọnyà. | kambe va nga ri na timitsu eka vona, a va ri va nkarhi wu nga ri wungani ntsena, kutakuloko khombo ni ku xaniseka swi va humelela hikwalaho ka rito, va hatlisa va khunguvanyeka. |
1.232764 | Jizọs wee sị, ""E nwere otu nwoke bụ onye nwere ụmụ nwoke abụọ. | Yesu a dovha a ri, "Ho vhuya ha vha na muṅwe munna we a vha e na vhana vhavhili vha vhatuka. |
1.232574 | M, Chineke nke Israel, agaghị ahapụ ha. | Nṋe Mudzimu wa Israele ndi nga si vha laṱedze. |
1.232345 | ooo.. ada ya maggi ni?? | Le Koka wa Makoka i ani? |
1.232122 | Taa, ọ bụrụ n'ịnụ olu Ya, unu akpọchila obi unu. | "Namuntlha, loko mi twa rito ra Xikwembu, 8mi nga nonon'hwisi timbilu ta n'wina, |
1.231681 | Ihe ka ihe ndị a, ị ga-ahụ. " | U ta vona leswikulu ku tlula sweswo." |
1.231656 | Gịnị kwa ka onye kwere ekwe na onye na-ekweghị ekwe nwekọrọ? | Kumbe munhu la pfumelaka u ni xiphemu xihi ni loyi a nga riki mupfumeri?" |
1.231494 | Ọ nātukwasi obi-Ya na Chineke; ka Ọ dọputa Ya ub͕u a, ọ buru na Ọ nāchọ Ya: n'ihi na Ọ siri, Abum Ọkpara Chineke. | Ú tshembile Xikwembu, a xi n'wi ponise sweswi loko xi n'wi tsakela, hikuva ú te: 'Ndzi N'wana wa Xikwembu.' " 44Ni swigevenga leswi nga vambiwa kun'we na yena, a swi n'wi sandza hi mukhuva wolowo. |
1.230716 | N'ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe anyị nọ n'ebe ọwụwa anyanwụ, anyị bịara ịkpọrọ ya isiala. | Hikuva hi vone nyeleti ya yena loko hi ri evuxeni, kutani hi tele ku ta n'wi nkhinsamela.'" |
1.229906 | 24 Ya mere ndi-Ju nọgidere Ya buruburu, we si Ya, Ì nākwuba nkpuru-obi-ayi n'elu rue ole mb͕e? | 24 Kavaloko Vayuda va n'wi rhendzela, va ku ka yena: "U ta hi kanakanisa ku fikela rini xana? |
1.229794 | Ụdị echiche a esighị n' aka Onye ahụ nke na- akpọ unu . | I mani la nga mi sivela ku yingisa ntiyiso? 8Ku xisiwa loku a ku humi eka Xikwembu lexi xi mi vitaneke. |
1.229711 | " O kwukwara, sị: "Ma, ụjọ tụrụ anyị. | O dovha a ri: "Fhedzi ro vha ri tshi ofha. |
1.228782 | Mgbe ndị mmụọọma ahụ si n'ebe ahụ laa n'eluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ wee gwarịta ibe ha, sị: "Ka anyị jeenụ Bethlehem ji anya anyị hụ ihe a merenụ, nke Onyenweanyị merela ka anyị mara." | Kuteloko tintsumi ti va siyile, ti tlhelele etilweni, varisi va byelana, va ku: "A hi yeni eBetlehema, hi ya vona leswi humeleleke kona, leswi Hosi yi nga hi tivisa swona." |
1.228505 | Chineke we hu uwa, ma, le, ebibiri ya; n'ihi na anu-aru nile, bú madu, bibiri uzọ-ya n'elu uwa. | Xikwembu xi languta misava, kutani maswivo, a yi onhakile, hikuva nyama yin'wana ni yin'wana a yi onhile ndlela ya yona emisaveni. |
1.228501 | Jizọs wee sị, ""E nwere otu nwoke bụ onye nwere ụmụ nwoke abụọ. | Yesu a engeta a ku: "A ku ri ni munhu un'wana loyi a a ri ni vana vambirhi va xinuna; |
1.228359 | N'ihi nka, le, Mu onwem n sendzitere unu ndi-amuma na ndi-amam-ihe na ndi-ode-akwukwọ. | Ndi zwine nda ri ndi ḓo ni rumela vhaporofita na vhaṱali na vhaḓivhi vha Maṅwalo. |
1.22793 | 52 Nye n'ime ndị amụma ka nna nna unu hà na -akpagbughị? | 52Hi wihi muprofeta loyi vatata wa n'wina va nga n'wi xanisangiki xana? |
1.227793 | Adolfo kwuru na obi dị ya ụtọ maka otú o si gbanwee. | Adolfo u amba uri u takadzwa nga tshanduko dze a kona u dzi ita. |
1.227505 | Ọ̀ bụ na o nweghị ngọzi i debeere m? | Xana a wu ndzi hlayiselanga nkateko?" |
1.227151 | 64 Ma ufọdu nime unu nēkweghi ekwe. | 64 Hambiswiritano, van'wana exikarhi ka n'wina a va pfumeli." |
1.227121 | n' ihi na ọ bụ site n' aka ya ka anyị onwe anyị , bụ́ ìgwè abụọ ahụ , nwere ike ịbịaru Nna ahụ nso site n' otu mmụọ . | Ndi Ene ane a vho ri swikisa ha Khotsi nga Muya onoyo muthihi. |
1.226756 | [ Mgbe o kwuru ihe a , o gosiri ha aka ya na ụkwụ ya . | 40 [[Kutani loko a ri karhi a vula sweswo a va komba mavoko yakwe ni milenge yakwe.]] |
1.226644 | Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị , nweekwa ikike ịkpọgide gị n' osisi ? | A ni zwi ḓivhi uri ndi na maanḓa a u ni vhofholola na a u ni vhamba kha tshifhambano naa?" |
1.226518 | Anyị onwe anyị anụwo ya site n'egbugbere ọnụ ya. " | Na hina hi swi twile swi huma enon'wini wa yena." |
1.226482 | N' ihi na Chineke kwere nkwa , sị: " M ga- abịa n' ụdị oge a , Sera ga- amụkwa nwa nwoke . | Huno Mudzimu a tshi fulufhedzisa Abrahamu o ri, "MwakaniKana: "Nga tshifhinga tsho teaho ..." nga tshifhinga tshenetshi ndi tshi vhuya ndi ḓo wana Sara e na ṅwana wa mutukana." |
1.225511 | Ma n' abalị ụbọchị ahụ , Onyenwe anyị guzoro n' akụkụ ya , sị ya: " Nwee obi ike ! | Nivusiku "Hosi yi [yime] ekusuhi na yena yi ku: 'Vana ni xivindzi lexi tiyeke! |
1.225325 | Hà nwere aha n'otu n'otu nakwa àgwà e ji mara ha? | Naa vha na madzina na vhumuthu ho fhamba-fhambanaho? |
1.224765 | Adara m ọrịa, unu wee lekọta m. | A ndzi vabya kutani mi ndzi khathalela. |
1.224704 | Mna-ebu ọnụ ugboro abụọ n'izu; Ana m enye otu ụzọ n'ụzọ iri nke ihe niile m nwere. | Ndzi titsona swakudya kambirhi hi vhiki, ndzi nyikela vukhume bya swilo hinkwaswo leswi ndzi swi kumaka.' |
1.22425 | O wee si n' ala ndị Kaldia kwapụ , gaa biri na Heran . | Kavaloko a suka etikweni ra Vakalediya, a ya aka eHarani. |
1.224184 | Ọ mụtakwara ụmụnwoke asaa na ụmụnwaanyị atọ. | Mudzimu a mu nea vharwa vha sumbe (7) na vhananyana vhararu vha u naka. |
1.224076 | Ana m ebu ọnụ ugboro abụọ n' izu , ana m enye otu ụzọ n' ụzọ iri nke ihe niile m nwetara . | Ndzi titsona swakudya kambirhi hi vhiki, ndzi nyikela vukhume bya swilo hinkwaswo leswi ndzi swi kumaka.' |
1.223763 | Ndị a wee jụọ Jọn sị: "Gịnị mere i ji eme ndị mmadụ mmirichukwu, ma ọ bụrụ na ị bụghị Kristi ahụ, ma ọ bụ Ịlaịja; ị bụghịkwa Onye Amụma Ahụ"? | Va no tlhela va mu wutisa vaku: "Hi yini u bhabhatisako loku u nga hi Kristu, hambu Elija, hambu ni Muphrofeti ke?" |
1.223698 | 17 Ọ buru na onye ọ bula achọ ime ihe Ọ nāchọ, ọ gāmara ihe ozizí a bu, ma o sitere n'aka Chineke, ma-ọbu na Mu onwem nēkwu site n'Onwem. | Loko munhu a navela kuendla ku rhandza ka Xikwembu, u ta tiva loko dyondzo leyi yi huma eka Xikwembu, loko ndzi ti vulavulela swa mina ntsena. |
1.223689 | Ùnu Chere na Ọ Bụ Naanị Unu Ka A Ga-azọpụta? | Xana Mi Tshemba Leswaku Hi N'wina Ntsena Lava Nga Ta Ponisiwa? |
1.223459 | 20 Ebee ka onye maara ihe nọ? | 20 U kwihi munhu wo tlhariha? |
1.223078 | Nyere m aka n'ebe okwukwe dị m mkpa! - Mak 9:24. | Ndzi pfune laha ndzi lavaka ripfumelo kona! - Mar. 9:24. |
1.222919 | Ọ kaara gị mma na ị ga-eji otu anya banye alaeze eluigwe karịa na ị ga-enwe anya abụọ, banye nꞌọkụ ala mmụọ. | Ndi khwiṋe u dzhena muvhusoni wa Mudzimu u na iṱo ḽithihi, u fhira u poswa heleni u na maṱo mavhili. |
1.222739 | Ọ̀ dị njọ ma Onye Kraịst ruwe uju n'agbanyeghị na o kweere ná mbilite n'ọnwụ? | Naa zwo khakhea uri Mukriste a lile naho a tshi tenda uri hu ḓo vha na mvuwo? |
1.222377 | ..." N'oge ahụ, ndị gị ga-alanahụ, onye ọ bụla achọtara ide n'akwụkwọ ahụ." | Enkarhini wolowo vanhu va wena va ta pona, un'wana ni un'wana loyi a kumekaka a tsariwe ebukwini." |
1.222196 | "Biko, Geenụ Ntị ná Nrọ A" | "Ndzi Kombela Mi Yingisa Norho Lowu" |
1.221922 | O nweghị onye ma kpọmkwem mgbe Alaeze Chineke ga-abịa. - Matiu 24:36. | A ku na munhu la swi tivaka leswaku Mfumo wa Xikwembu wu ta ta rini. - Matewu 24:36. |
1.221686 | Nye n'ime ha ga-ahụ ya n'anya karị? ." | Hikokwalaho, hi wihi exikarhi ka vona loyi a nga ta n'wi rhandza hilaha ku engetelekeke?" |
1.221432 | O wee hapụ ya ka ọ pụọ ruo ọnwa abụọ; o wee na- aga , ya na ụmụ agbọghọ ibe ya , na- akwara ọnọdụ ya dị ka nwa agbọghọ na- amaghị nwoke ákwá n' elu ugwu . | Kutani a n'wi tshika a famba ku ringana tin'hweti timbirhi; a ya emahlweni a famba, yena ni vanakulobye va vanhwanyana, a rilela vunhwana byakwe etintshaveni. |
1.221306 | " (Matiu 26:41) N'ihi ya, anyị ga na-emehie ihe. | (Matewu 26:41) Hi ta swi endla swihoxo. |
1.221299 | M wee kwuo n' obi m , sị: " Nke a kwa bụ ihe efu . | Naswona ndzi vulavule embilwini ya mina ndzi ku: "Leswi na swona i vuhava." |
1.221003 | Anyị na-agba gị ume ka ị gwa Ndịàmà Jehova ka ha nyere gị aka ịmata ihe Chineke chọrọ n'aka gị ka i wee nwee ike ife ya n'ụzọ ọ na-anakwere. | Ri a ni ṱuṱuwedza uri ni humbele Ṱhanzi dza Yehova uri vha ni thuse u guda zwine Mudzimu a zwi ṱoḓa kha inwi u itela uri ni kone u mu gwadamela nga nḓila ine a i ṱanganedza. |
1.220563 | 20 Ya mere, unu ga -amata ha site na mkpụrụ ha. | 20Izwo-ha ni ḓo vha ḓivha nga mitshelo yavho. |
1.220461 | Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere? | Rito ra Yehovha va ri bakanyile, xana va ni vutlhari byihi?" |
1.220322 | Detuo ihe ụfọdụ gbasara nne gị ma ọ bụ nna gị ahụ nwụrụnụ. | Tsala hi mutswari loyi a ku feleke. |
1.220311 | "Ruo Ole Mgbe Ka Ị Ga Na-eruru Sọl Uju? | "Xana U Ta Rilela Sawulo Ku Fikela Rini?" |
1.220253 | Ego Ò Meela Ka Ị Gbanwee? | Xana Mali Yi Ku Cincile? |
1.220092 | 18 Atala onwe gị ụta maka ihe merenụ. | 18 U nga tivoni nandzu hileswi nga humelela. |
1.219999 | Ọgụ Setan na-alụso ndị Chineke na-aka njọ. | Sathane u khou vutshela vhathu vha Mudzimu nga ho engedzeaho. |
1.219356 | Taa, e nwere ọtụtụ ndị dị ka Rehab. | Namuntlha, ku ni vanhu vo tala lava fanaka na Rahava. |
1.219286 | Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị niile na- agba ọsọ n' ọsọ egwuregwu na- agba ọsọ , ma naanị otu onye na- enweta ihe a na- agbata n' ọsọ ? | [24] Xana a mi swi tivi leswaku, hambiloko lava phikisanaka hi ku tsutsuma erivaleni ra mintlangu va tsutsuma hinkwavo, la kumaka hakelo i un'we ntsena ke? |
1.218916 | N'ikpeazụ ha enwerela onwe ha! | Hi Ntshunxeka Eku Heteleleni! |
1.218884 | Unu atula egwu ha, n'ihina o dighi ihe e kpuchiri nke a gaghi ekpughe, mobu nke e zoro ezo mmadu agaghi amata. | "Hikokwalaho mi nga tshuki mi chava vanhu, hikuva a ku na xilo lexi funengetiweke lexi nga ta ka xi nga fununguriwi, ni xilo xa xihundla lexi nga ta ka xi nga tiviwi. |
1.218756 | "4Nikọdimọs sịrị ya, "Olee otu a ga -esi mụọ mmadụ mgbe o mere agadi? | 4 Nikodema a ku eka yena: "Xana munhu a nga velekiwa njhani loko a kurile? |
1.218731 | Mụ onwe m , bụ́ Chineke Izrel , agaghị ahapụ ha . | Nṋe Mudzimu wa Israele ndi nga si vha laṱedze. |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.