Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
audio
audioduration (s)
0.06
24.4
speaker_id
stringlengths
5
5
text
stringlengths
3
338
language
stringclasses
1 value
gender
stringclasses
2 values
age_range
stringclasses
3 values
phase
stringclasses
2 values
2VD4E
Eji mpanaaka ahụ ụzọ n' ime ụlọ mgbe ochie.
igbo
male
18-29
phase 1
IF8NB
Gesha na-enye protin na ahụ.
igbo
female
18-29
phase 1
EHZKW
Chika, ị maara afụ ọja?
igbo
male
18-29
phase 2
YZUDU
Onye nche uzo, bụ onye ọrụ nchekwa, na-ahụ maka ọnụ ụzọ ámá
igbo
male
30-over
phase 1
9438X
Kedu onye bụ onyeisi òtù a?
igbo
female
6-17
phase 1
84651
Ụdị aṅara abụọ enwere bụ aṅara Igbo na nke Awusa.
igbo
female
18-29
phase 1
C6B5P
E nwere ukwu osisi dị iche iche na Naịjirịa
igbo
female
6-17
phase 1
KFOQ7
Mmiri Baoba ga agwọ gị ịba
igbo
male
30-over
phase 1
61CHK
mmanụ ụgbọala na aba ọkụ ngwa ngwa
igbo
male
18-29
phase 1
A7OTR
A rụchara ụlọ nyocha Kemịkalụ ọhụrụ ahụ
igbo
male
18-29
phase 2
VH2YZ
Hụụ na Ị dụsaghị ụgbọala gị ebe ahụ!
igbo
female
18-29
phase 2
BOT2F
Ee, a ga-achụpụ ndị nile ji intaneeti emegbu ndị mmadụ.
igbo
female
6-17
phase 1
OWQZR
Nwoke n'eti nwunye ya ihe bụ so na ihe mmegbu nke ụlọ
igbo
male
30-over
phase 2
ED9I6
M ghere ntị ka ọ na-atụ ilu ikpeazụ ya
igbo
female
30-over
phase 2
0EPUT
Ndị nzukọ chọrọ onyeisi ọchịchị ọhụrụ
igbo
female
18-29
phase 1
505FY
Mba, ahụghị m onye nzipu ụgbọelu
igbo
female
18-29
phase 2
K5504
Mmadụ iri ga-abịa ebe a echi.
igbo
male
18-29
phase 2
LDI0V
Agwara m onye na-elekọta anụ ụlọ banyere ọrụ ọjọọ ha na-eje.
igbo
female
18-29
phase 2
ZPTOU
Ọ chọrọ itinye ego ya n'ụlọ akụ ahu.
igbo
female
18-29
phase 1
NI2UU
Edoziri dicoda ahụ n'oge na-adịbeghị anya
igbo
female
18-29
phase 1
MCPV8
Mmegbu nwere ike ime ka mmadụ daa mbà n'obi
igbo
male
18-29
phase 1
Y5NE0
Ndị Laịberian bụ ndị na-ahazi akwụkwọ n'ọbá akwụkwọ.
igbo
female
18-29
phase 2
BGU70
Kwụsị ị gwa m okwu n'ụzọ mmegbu!
igbo
female
18-29
phase 1
F0YSL
Ihe ndị oyibo kpọrọ baked beans bụ nri tin a na-etinye na saladị
igbo
male
18-29
phase 2
JL8Z1
Ị nwekwara skriu iji arụ ọrụ nkà gị?
igbo
female
18-29
phase 1
QHGN2
A na-eji mpempe akwụkwọ dị nta ebi flaya
igbo
male
18-29
phase 1
R6KN4
Bayọlọjị labụ nọ na Kọleji nke Edukeshọn áhụ̀ nọ n'elu ụlọ.
igbo
male
18-29
phase 2
LDI0V
Nne ya na-ere kebụl
igbo
female
18-29
phase 2
050GY
Ụlọ ahụ ọ mara mma na taịlị?
igbo
female
30-over
phase 1
NQUH3
Tinye ogiri atọ n'ofe ahụ!
igbo
female
18-29
phase 1
GPY9O
Ngagharị iwu ọ bụ taa?
igbo
male
18-29
phase 1
BIA4G
Uche ga-aga ịkụ azụ n'osimiri obodo anyị.
igbo
female
18-29
phase 1
T7U4B
M zụtara ụdị mkpụrụ osisi dị iche iche maka ụmụaka n'ahịa mkpụrụ osisi
igbo
female
18-29
phase 1
GOXSC
Si n'ụzọ ahụ pụọ, ka okeokpa nwee ike bata.
igbo
male
18-29
phase 1
ED9I6
Akụkọ ifo dị n'ụdị dị iche iche
igbo
female
30-over
phase 2
7USD5
Aṅụru m nkwocha ụnyaahụ.
igbo
female
18-29
phase 2
EHZKW
Mba, enweghị m ike idobe egwu chike kwuru.
igbo
male
18-29
phase 2
R6KN4
Ụmụaka nwoke mebiri akụrụ ngwa dị n'ụlọ
igbo
male
18-29
phase 2
FVAD9
Ebe obibi ụmụ nwanyị dị iche na nke nwoke
igbo
female
18-29
phase 1
OPW23
Ige ntị na-enyere gị aka ime enyi
igbo
male
30-over
phase 2
7USD5
Nwanyị ọka, ka emesịa oooooooo.
igbo
female
18-29
phase 2
64B0I
Mba, Mike Ejeagha anaghị akụzị egwu.
igbo
female
18-29
phase 2
NL0RK
Ha niile na-arụ ọrụ dị iche iche: isi na-arụ ọtụtụ ọrụ dị mkpa na ahụ mmadụ. Ọ na-echekwa ma na-echebe ụbụrụ, nke bụ ebe nchịkwa nke ahụ. Isi nwekwara akụkụ ahụ mmetụta dị ka anya, ntị, imi, na ọnụ, nke na-enye anyị ohere ịghọta na mmekọrịta anyị na ụwa gbara anyị gburugburu. Ọzọkwa, isi na-ekere òkè n'ikwu okwu, iri nri, na iku ume.
igbo
male
18-29
phase 1
6YMTI
Kedu ka ị siri hụ aha m na akwụkwọ akụkọ?
igbo
female
18-29
phase 1
OVZW0
Anyị ga-aga ahịa Ogbete ịzụta akwụkwọ nri
igbo
female
6-17
phase 1
09W23
Electiọnụ Prezidentị emere Ụnyaahụ enweghị nsogbu
igbo
male
6-17
phase 1
0JAHF
O nweghị ihe mere onyebbijụ́
igbo
male
18-29
phase 1
K3F8C
Ee, imi m ka na-afụ m maka ñkpọpu ahụ
igbo
male
30-over
phase 1
L92I8
Echi ga-adị mma ire mmanụ ụgbọala ahụ.
igbo
female
6-17
phase 1
9JIE5
Nne m bụ onye kuziru anyị ka esi azu azụ.
igbo
male
18-29
phase 1
MFM5K
Gịnị ka osote onyeisi ụlọ akwụkwọ mahadum kwuru?
igbo
female
18-29
phase 1
DRX8A
Ụlọ akụ ga-eme ka ndụ ndị mmadụ ka mma.
igbo
female
30-over
phase 1
LYY2Z
Ube adịghị n'ahịa Orie taa.
igbo
male
18-29
phase 1
E9FR8
Mba, ndị anaghị egwu egwuregwu ahụ nke ọma.
igbo
female
30-over
phase 1
JCTFC
Mbọ̀ nwanne m nwanyị na-acha uhie uhie
igbo
male
18-29
phase 1
K1TFL
Anyị ga-aga ebe aṅụ juru ga bute mmanụaṅụ.
igbo
female
18-29
phase 1
DZ6XE
Dedem bu onye lansi
igbo
female
6-17
phase 1
ITRHZ
Nwunye m chefuru ike ịchafu isi ya ụnyaahụ mgbe anyị gara Church.
igbo
female
18-29
phase 1
9ABCD
Ghe ịndomii ahụ ehe ozugbo!
igbo
female
18-29
phase 2
638NC
Chioma ga-abụ enyi m nwaanyị n'afo na-abịa
igbo
female
18-29
phase 1
WACT1
Ana m akụ akwụkwọ nri m n'otu ebe afọ nílé.
igbo
male
18-29
phase 1
CVPOW
Mba, ị nweghị ike ịbanye n'otu òtù nzuzo Aye
igbo
female
18-29
phase 2
FIGLC
ee, ọ na-akwụghachi m otu puku bit na narị ise bit site bit.
igbo
female
18-29
phase 1
9ABCD
Dr. Obi agaala ezumike izu ike.
igbo
female
18-29
phase 2
N1EV6
Ị na-ere brọsh ntutu?
igbo
female
18-29
phase 1
3DKDB
Cement ga agbasi ike ọburụ na ọnọtee aka ogologo oge.
igbo
male
18-29
phase 1
ML4CP
Mkpụrụ ugiri ka a na-eji esi ofe ọgbọnọ.
igbo
female
18-29
phase 2
IISH7
Ọ bụghị isi niile na-adị mmadụ niile mma ịkpụ.
igbo
female
18-29
phase 1
E2FRS
Anyị ga-aga n'ogige ntụrụndụ izu ụka na-abịa
igbo
female
6-17
phase 1
FX038
Ntu ezughị maka ọrụ ụnyaahụ
igbo
female
18-29
phase 1
I1Y6L
Uju no na n'ụlọ akụ.
igbo
female
18-29
phase 1
3KO4P
Ha na-anabata ndị Ogo ha n'ụlọ
igbo
female
18-29
phase 1
02EVM
Mekaniiki ahụ ka na-arụ otu ụgbọala ahụ kemgbe ụtụtụ
igbo
male
6-17
phase 1
ML4CP
Ma onye gbara akwụkwọ ma onye agbara akwụkwọ na-enwe ndị áká ebe.
igbo
female
18-29
phase 2
OYVSJ
Mba, ose ahụ ga-aba gị n'anya.
igbo
female
30-over
phase 2
CVPOW
Ị ga esi ofe ahụ echi?
igbo
female
18-29
phase 2
OWQZR
Ụmụaka ahụ na eje akwụkwọ n'ulo akwụkwọ ihe gbasara égwu
igbo
male
30-over
phase 2
WNCTZ
Mkpọchi ụzọ na-egbu m oge irute nzukọ ụlọ ọrụ anyị ọsịsọ.
igbo
male
18-29
phase 1
CFAE0
Afu bu ego kachasi enweghi ọnụ ego di elu.
igbo
female
30-over
phase 1
29O72
Ọ ga-aracha oroma ahụ ma oricha nri ehịhịe ya.
igbo
male
18-29
phase 1
RAPIT
Oge gbọo, ndị Igbo dabere na mkpọrọgwụ e ji gwo ọrịa dị iche iche
igbo
male
18-29
phase 1
F0YSL
N'oge uguru anyị na-anọdụ ala n'akụkụ ọkụ, na-aṅụ tii na-ekpo ọkụ
igbo
male
18-29
phase 2
ZTX3K
Otu mmanwụ bụ na-emezị ihe nkiri n'obodo
igbo
male
18-29
phase 1
ILLI9
Ị chọtara akpụkpọ ụkwụ ị na-achọ?
igbo
female
18-29
phase 1
7VZA8
Atiku kpọpụrụ Tinubụ n'ụlọ ikpe maka ntuliaka onye isi ala nke enwere n'ọnwa nke abụo n'afọ a
igbo
male
18-29
phase 1
7USD5
Onye amị dọrọ gị aka na ntị ka ị ghara iyi uwe ha ụnyaahụ!
igbo
female
18-29
phase 2
UEAK9
Na-asachapụ mgbe niile ma na-ekpochapụ ihe ndị dị n'ime ime ụlọ ịwụ ahụ, gụnyere ụlọ mposi, sink, mirror, na ịsa ahụ, iji gbochie mgbasa nke germs na ịnọgide na-enwe gburugburu ụlọ ịsa ahụ dị mma.
igbo
male
18-29
phase 1
ML4CP
Onye njem na-ebu ibu
igbo
female
18-29
phase 2
O8BSP
Ụzọ gara Aba adịghị mma cha cha
igbo
male
18-29
phase 1
5Y15C
Ọrụ ugbo bụ ihe ejiri mara ndị Igbo mgbe gboo.
igbo
female
18-29
phase 1
ALJAE
Éè, a chọrọ m ihu mmanwu ahu niile n'emume iri ji ọhụrụ ahu
igbo
female
18-29
phase 1
6ZOVI
A họpụtara papa m ka ọ bụrụ akụkụ nke ndị juri maka ikpe ahụ
igbo
male
18-29
phase 1
BASZ6
Emechiri ụlọ ihe nkiri mgbe m gara ebe ahụ.
igbo
female
6-17
phase 1
UNJTA
Ogechi asaghi ọdọ o jiri sọ ose asa.
igbo
female
18-29
phase 1
ED9I6
Onye ga alụ úlọ, ga-akpu bulocku
igbo
female
30-over
phase 2
ZZFYX
Ee, nwata nwoke ahụ nwere obi umeala mgbe ọ bịara.
igbo
male
18-29
phase 2
TFM8P
N'oge gaara aga, a na-ejibu tebụl ogologo mere oche nri na palọ.
igbo
female
30-over
phase 2
G8STG
Ee! Nwanne m ma akọ akụkọ ifo.
igbo
male
6-17
phase 1
L1IEI
Igwe ọkụ n'uko na-eji ọkụ eletrik.
igbo
female
18-29
phase 1
BA6HN
Agara m n'ọfiisi onye isi ngalaba anyị.
igbo
female
6-17
phase 1
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
Downloads last month
7