audio audioduration (s) 0.06 24.4 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 3 338 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values |
|---|---|---|---|---|---|---|
2VD4E | Eji mpanaaka ahụ ụzọ n' ime ụlọ mgbe ochie. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
IF8NB | Gesha na-enye protin na ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
EHZKW | Chika, ị maara afụ ọja? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
YZUDU | Onye nche uzo, bụ onye ọrụ nchekwa, na-ahụ maka ọnụ ụzọ ámá | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
9438X | Kedu onye bụ onyeisi òtù a? | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
84651 | Ụdị aṅara abụọ enwere bụ aṅara Igbo na nke Awusa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
C6B5P | E nwere ukwu osisi dị iche iche na Naịjirịa | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
KFOQ7 | Mmiri Baoba ga agwọ gị ịba | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
61CHK | mmanụ ụgbọala na aba ọkụ ngwa ngwa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
A7OTR | A rụchara ụlọ nyocha Kemịkalụ ọhụrụ ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
VH2YZ | Hụụ na Ị dụsaghị ụgbọala gị ebe ahụ! | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
BOT2F | Ee, a ga-achụpụ ndị nile ji intaneeti emegbu ndị mmadụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
OWQZR | Nwoke n'eti nwunye ya ihe bụ so na ihe mmegbu nke ụlọ | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
ED9I6 | M ghere ntị ka ọ na-atụ ilu ikpeazụ ya | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
0EPUT | Ndị nzukọ chọrọ onyeisi ọchịchị ọhụrụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
505FY | Mba, ahụghị m onye nzipu ụgbọelu | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
K5504 | Mmadụ iri ga-abịa ebe a echi. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
LDI0V | Agwara m onye na-elekọta anụ ụlọ banyere ọrụ ọjọọ ha na-eje. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
ZPTOU | Ọ chọrọ itinye ego ya n'ụlọ akụ ahu. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
NI2UU | Edoziri dicoda ahụ n'oge na-adịbeghị anya | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
MCPV8 | Mmegbu nwere ike ime ka mmadụ daa mbà n'obi | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
Y5NE0 | Ndị Laịberian bụ ndị na-ahazi akwụkwọ n'ọbá akwụkwọ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
BGU70 | Kwụsị ị gwa m okwu n'ụzọ mmegbu! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | Ihe ndị oyibo kpọrọ baked beans bụ nri tin a na-etinye na saladị | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
JL8Z1 | Ị nwekwara skriu iji arụ ọrụ nkà gị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
QHGN2 | A na-eji mpempe akwụkwọ dị nta ebi flaya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
R6KN4 | Bayọlọjị labụ nọ na Kọleji nke Edukeshọn áhụ̀ nọ n'elu ụlọ. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
LDI0V | Nne ya na-ere kebụl | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
050GY | Ụlọ ahụ ọ mara mma na taịlị? | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
NQUH3 | Tinye ogiri atọ n'ofe ahụ! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GPY9O | Ngagharị iwu ọ bụ taa? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BIA4G | Uche ga-aga ịkụ azụ n'osimiri obodo anyị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
T7U4B | M zụtara ụdị mkpụrụ osisi dị iche iche maka ụmụaka n'ahịa mkpụrụ osisi | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
GOXSC | Si n'ụzọ ahụ pụọ, ka okeokpa nwee ike bata. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | Akụkọ ifo dị n'ụdị dị iche iche | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
7USD5 | Aṅụru m nkwocha ụnyaahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
EHZKW | Mba, enweghị m ike idobe egwu chike kwuru. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
R6KN4 | Ụmụaka nwoke mebiri akụrụ ngwa dị n'ụlọ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
FVAD9 | Ebe obibi ụmụ nwanyị dị iche na nke nwoke | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OPW23 | Ige ntị na-enyere gị aka ime enyi | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
7USD5 | Nwanyị ọka, ka emesịa oooooooo. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
64B0I | Mba, Mike Ejeagha anaghị akụzị egwu. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
NL0RK | Ha niile na-arụ ọrụ dị iche iche: isi na-arụ ọtụtụ ọrụ dị mkpa na ahụ mmadụ. Ọ na-echekwa ma na-echebe ụbụrụ, nke bụ ebe nchịkwa nke ahụ. Isi nwekwara akụkụ ahụ mmetụta dị ka anya, ntị, imi, na ọnụ, nke na-enye anyị ohere ịghọta na mmekọrịta anyị na ụwa gbara anyị gburugburu. Ọzọkwa, isi na-ekere òkè n'ikwu okwu, ir... | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
6YMTI | Kedu ka ị siri hụ aha m na akwụkwọ akụkọ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
OVZW0 | Anyị ga-aga ahịa Ogbete ịzụta akwụkwọ nri | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
09W23 | Electiọnụ Prezidentị emere Ụnyaahụ enweghị nsogbu | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
0JAHF | O nweghị ihe mere onyebbijụ́ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
K3F8C | Ee, imi m ka na-afụ m maka ñkpọpu ahụ | igbo | male | 30-over | phase 1 | |
L92I8 | Echi ga-adị mma ire mmanụ ụgbọala ahụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
9JIE5 | Nne m bụ onye kuziru anyị ka esi azu azụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
MFM5K | Gịnị ka osote onyeisi ụlọ akwụkwọ mahadum kwuru? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
DRX8A | Ụlọ akụ ga-eme ka ndụ ndị mmadụ ka mma. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
LYY2Z | Ube adịghị n'ahịa Orie taa. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
E9FR8 | Mba, ndị anaghị egwu egwuregwu ahụ nke ọma. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
JCTFC | Mbọ̀ nwanne m nwanyị na-acha uhie uhie | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
K1TFL | Anyị ga-aga ebe aṅụ juru ga bute mmanụaṅụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
DZ6XE | Dedem bu onye lansi | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
ITRHZ | Nwunye m chefuru ike ịchafu isi ya ụnyaahụ mgbe anyị gara Church. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ABCD | Ghe ịndomii ahụ ehe ozugbo! | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
638NC | Chioma ga-abụ enyi m nwaanyị n'afo na-abịa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
WACT1 | Ana m akụ akwụkwọ nri m n'otu ebe afọ nílé. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
CVPOW | Mba, ị nweghị ike ịbanye n'otu òtù nzuzo Aye | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
FIGLC | ee, ọ na-akwụghachi m otu puku bit na narị ise bit site bit. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
9ABCD | Dr. Obi agaala ezumike izu ike. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
N1EV6 | Ị na-ere brọsh ntutu? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3DKDB | Cement ga agbasi ike ọburụ na ọnọtee aka ogologo oge. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Mkpụrụ ugiri ka a na-eji esi ofe ọgbọnọ. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
IISH7 | Ọ bụghị isi niile na-adị mmadụ niile mma ịkpụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
E2FRS | Anyị ga-aga n'ogige ntụrụndụ izu ụka na-abịa | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
FX038 | Ntu ezughị maka ọrụ ụnyaahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
I1Y6L | Uju no na n'ụlọ akụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
3KO4P | Ha na-anabata ndị Ogo ha n'ụlọ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
02EVM | Mekaniiki ahụ ka na-arụ otu ụgbọala ahụ kemgbe ụtụtụ | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
ML4CP | Ma onye gbara akwụkwọ ma onye agbara akwụkwọ na-enwe ndị áká ebe. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
OYVSJ | Mba, ose ahụ ga-aba gị n'anya. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
CVPOW | Ị ga esi ofe ahụ echi? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
OWQZR | Ụmụaka ahụ na eje akwụkwọ n'ulo akwụkwọ ihe gbasara égwu | igbo | male | 30-over | phase 2 | |
WNCTZ | Mkpọchi ụzọ na-egbu m oge irute nzukọ ụlọ ọrụ anyị ọsịsọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
CFAE0 | Afu bu ego kachasi enweghi ọnụ ego di elu. | igbo | female | 30-over | phase 1 | |
29O72 | Ọ ga-aracha oroma ahụ ma oricha nri ehịhịe ya. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
RAPIT | Oge gbọo, ndị Igbo dabere na mkpọrọgwụ e ji gwo ọrịa dị iche iche | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
F0YSL | N'oge uguru anyị na-anọdụ ala n'akụkụ ọkụ, na-aṅụ tii na-ekpo ọkụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
ZTX3K | Otu mmanwụ bụ na-emezị ihe nkiri n'obodo | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ILLI9 | Ị chọtara akpụkpọ ụkwụ ị na-achọ? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
7VZA8 | Atiku kpọpụrụ Tinubụ n'ụlọ ikpe maka ntuliaka onye isi ala nke enwere n'ọnwa nke abụo n'afọ a | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
7USD5 | Onye amị dọrọ gị aka na ntị ka ị ghara iyi uwe ha ụnyaahụ! | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
UEAK9 | Na-asachapụ mgbe niile ma na-ekpochapụ ihe ndị dị n'ime ime ụlọ ịwụ ahụ, gụnyere ụlọ mposi, sink, mirror, na ịsa ahụ, iji gbochie mgbasa nke germs na ịnọgide na-enwe gburugburu ụlọ ịsa ahụ dị mma. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
ML4CP | Onye njem na-ebu ibu | igbo | female | 18-29 | phase 2 | |
O8BSP | Ụzọ gara Aba adịghị mma cha cha | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
5Y15C | Ọrụ ugbo bụ ihe ejiri mara ndị Igbo mgbe gboo. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ALJAE | Éè, a chọrọ m ihu mmanwu ahu niile n'emume iri ji ọhụrụ ahu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
6ZOVI | A họpụtara papa m ka ọ bụrụ akụkụ nke ndị juri maka ikpe ahụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | |
BASZ6 | Emechiri ụlọ ihe nkiri mgbe m gara ebe ahụ. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | |
UNJTA | Ogechi asaghi ọdọ o jiri sọ ose asa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
ED9I6 | Onye ga alụ úlọ, ga-akpu bulocku | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
ZZFYX | Ee, nwata nwoke ahụ nwere obi umeala mgbe ọ bịara. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | |
TFM8P | N'oge gaara aga, a na-ejibu tebụl ogologo mere oche nri na palọ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | |
G8STG | Ee! Nwanne m ma akọ akụkọ ifo. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | |
L1IEI | Igwe ọkụ n'uko na-eji ọkụ eletrik. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | |
BA6HN | Agara m n'ọfiisi onye isi ngalaba anyị. | igbo | female | 6-17 | phase 1 |
End of preview. Expand in Data Studio
README.md exists but content is empty.
- Downloads last month
- 9