Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
ig_review
stringlengths
5
1.11k
Ihe nkiri megidere ihe mụta naechetara anyị na na Naịjịrịa ka ihe naagbanwe ka ọ naakawanye njọọ
E tinyere ọtụtụ ọrụ na nyocha n’imepụta ihe nkiri a Ọ bụ ya mere ka ọrụ a gbaa iche Ọrụ ya naadọrọ mmasị
My Village People bụ ihe nkiri gaeme ka I chefuo ọzụzụ e neyere gị n’ụlọ ma I naelere ya Mana ọ bụ ihe nkiri nchọpụta ụzọ Nollywood enwebeghi oke ihe ha mere n’imepụta ihe omimi naadọrọ mmasị ma dị mma ile anya Mana My Village People mere nke a n’enweghi nsogbu ọbụla O tozuru ị nata ọtụtụ otito
O nweghi ihe ọhụrụ dị n’akụkọ a mana a kọrọ ya site n’ilegara ya anya n’akụkụ Naịjịrịa Ọ naatọ ọchị ọ bụghị ihe ana ahụ kwadaa mkparịtaụka ya dị mma ma atunyere ya na ihe nkiri ndị ọzọ si ahịa Naijiria Ahụrụ m ya bụ ihe nkiri n’anya Ana m akwado ka ndị otu m si Naijiria lere ya
Afọ 1980’s mmepụta ọgwụ ọmalịcha ụmụnwaanyị ojii…anọ m n’eluigwe
Ọ dị ire ma juputa na egwu na ejije…Emetara ya nke ọma dịka o si metụta akụkọ mere eme Mmepụta ya kpụtụrụ akpụ ọ bụghị ihe m hụrụ n’anya ọzọkwa ụfọdụ mmepụta ya dịka ihe mepụtara maka ihe nkiri Tivii egwu na ejije naadabachaghị …Na nchịkọta ọ dị mma nlere ma ọ bụrụ na ịma ihe ị chọrọ
Mmezi… Daalụ maka nke a Nke a tọrọ m ụtọ Mana m bụ Nelson Orah mere agwa Ahmed ọ bụghị Umar Ọ gaamasị m ma ọ bụrụ na emezigharịrị ya
She is Ọ dị egwu Ọ gaamasị gị ilere ihe nkiri a Ihe nkiri a tọrọ ezigbo ụtọ Ezigbo ihe nkiri dị ụtọ Nollywood naatọ ụtọ
Obi juputere m n’ọṅụ ka m lerechara ihe nkiri a ihe niile dị na ya dabara Ndị niile nyere aka n’imeputa ya kacha dọrọ mmasị m Onye ntuziaka Kemi Adetiba mere nke ọma Eji m ya eme ọnụ Agwago m ọtụtụ ndị kirie ya Ana m atụ anya ilerekwu ọrụ ya
Genevieve Nnaji tọro ezigbo ntọala n’ihe gbasara inye ntuziaka ihe nkiri Ọ raghịpụghị na mmepụta ihe nkiri izizi ya LionHeart Ọ bụ ihe kwesiri nkiri n’ihi na ọ naagbasa ozi mmalite ihe nkiri Nollywood gaagbasa mba ụwa
Nollywood nọ n’ogo kacha eluIhe nkiri a naakọ akụkọ gbasara omenala idi n’otu na ezinaulọ Ọtụtụ ihe nkuzi juputara na ya nke m enweghiwu ike ị gụsasị
Ihe nkiri dị mma nwere amamihe Ọ bụ ihe nkiri dị mma naegosi ọghọm so nikpaoke agbụrụ na Naịjịrịa na etu osi emetụta ịhụnaya ka naeto eto
ihe nkiri a bụ onyinye dị mma na ụdị ya
Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya…Ọtụrụ m anya ịhụ na e nyere ederede ọjọọ gbasara ihe nkiri a Anyị amakwa ihe bụ ezigbo ihe nkiri Ihe nkiri a amaka naatọ ụtọ Agwa tolitere nke ọma dị ire ma bụrụ kwa ihe metụtara anyịỌzọkwa ogo ya amaka Jisienụ ike Ahụrụ m ya n’anya karịa wedding party 1 na 2 Ọ harịpụghị m ma ọlị
Ahụrụ m ya mgbe ewepụtara ya izizi tupu ọ gasaa ebe niile na Huston Texas… Ihe nkiri a kwesịrị ị nata akara ugo ndị Oscar Akụkọ ya amaka Agwa niile nọ na ya dị ịtụnanya
Onye ọbụla hụrụ nka n’anya hugoro agba nke mbụ ihe nkiri a gaama na akụkọ ya gbakwasara ụkwụ na nke mbụ nke a bụ nke naesote ya
Mmepụta ya amaka
Ihe nkiri naakọwa maka ihe ke a bụ ihe nkiri dị mma ma pụọ iche Ụfọdụ nwereike ha agaghị ahụ ya n’anya n’ihi na ha naahukarị ihe nkiri ịhụnanya mọọbụkwanụ maka na ha hụrụ ndụ ụgbọala n’anya Ihe nkiri a gosiputara etu ndụ dị n’ife na ndụ ndị mekanịk ndị naamụ ọrụ na ndị naazụ ahịa Ọ naakuziri ndị nne na nna na ụmụaka ezigbo ihe Ọ bụ ezigbo ihe nkiri naakọwa ihe
Akọwapụtachaghị ya etu o si dị o gosipụtara ejije omekome nke nwere ntọala tọrọ ụtọ Nke a bụ ihe nkiri juputere n’uru O nweghi ebe emetaghị
Akụkọ naesorita onwe ya nke ọma na ya bụ ihe nkiri Ndị dere ya na ndị nyere ntuziaka nwere amamihe na nka Daalụ rinne maka ihe nkiri a
Ọ tọrọ m ụtọ ịhụ ebe nilie mara mma dị na Legọọsị Egosipụtara ma ala ọkpọrọ na ala mmiri gbara okirikiri ọ dịghị ka ihe nkiri ndị ọzo naanọ n’otu ebe emepụta Legọọsị bụ ebe dị mma imepụta ihe nkiri ma ọ bụrụ na e jiri ebe dị icheiche na ya kwara ngwa Dịka anyị si hụ n’ebe a ngosiputa ebe enwere ihe mberede okporoụzọ naesiri ndị Nollywood ike Ọ tụrụ m anya ịhụ na nke emere n’ihe nkiri a dị ire
Ihe nkiri Citation Ihe nkiri zuruoke Ahụrụ ihe niile emepụtara na ya n’anya Ọ dị m ka ya agwụna agwụ
Ihe nkiri izizi nke AkinnuoyeAgbaje nyere ntuziaka na ya bụ akukọ mere eme metụtara ndụ AkinnuoyeAgbaje Dịka nwa si Naịjịrịa ezipuru UK mgbe enwere ịkpaoke agbụrụ mgbe ọgbọ nke Widrush bịarutere Etu ihe nkiri a si dị na mbido gosiripụtara agwa nọ n’ihe nkiri a dịka nke dị ire nke mmadụ pụrụ ichefu na ọ bụ ihe ka ọ naelere cheezie na ọ ihe naeme na ndụ E gosiri nke a site n’ụzọ dịgasị iche iche na ya Akụkọ ya jupụtara na akụkọ dị ezigbo mkpa na ọnodụ ihe mmerụahụ dị ukwuu Mgbe ụfọdụ ihe ndị a siri ike ngosipụta na ya bụ ihe nkiri Agwa ndị naagwado ndi isiagwa dị ire mana agaghị atụnyere ha na isiagwa Ịga n’ihu ihe nkiri a lekwasara anya na naanị ndụkụrịta ime mmụọ nke isiagwa N’gbanyeghi nke a isiagwa ihe nkiri a dọrọ mmasị ndị nkiri Mkpokọta ihe niile ‘Farming’ bụ ihe nkiri ewepụtara izizi naakọwa maka nsogbu so ịchọpụta onwe na ịkpọasị onwe nke e nwere ọtụtụ ihe ekwughi maka ya ma gosipụta ihe ilu mgbọwaobi nke otu onye naata ahụhụ ịchọpụta onye ọ bụ Enwere ọtụtụ ihe ihe nkiri a naegosipụta nke a naeleghara anya ugbua mere na Britain Uru ihe nkiri a bara karịrị nkeji narị na asaa egosipụtara ya
Ihe nkiri dị mma ekwesịrị ikiri
Ihe nkiri dị mma… Ahụrụ m ya n’anya Agwa nile dị na ya di ukwuu Ọ tọrọ ụtọ ikiri Olilanya m bụ ka enwe mmepụta agba ndị ọzọ
Ị mepụta akụkọ ederede Darci Picoult Dosunmu wepụtara ihe nkiri di ire nwere egwu na ejiije na omenala anyị gburu oge naelele ọ marịcha akwa Guirra na ọmarịcha ihu ya Nke abụghị adịgboroja
Ihe nkiri dị egwu
Enweghi okwu tozuruoke iji kọwapụta mma ihe nkiri a nakwa etu o si chetara anyị na anyị bụ ndị ihu ọma kpọrọ n’ihi na anyi ezuteghi agha Akụkọ gbasara ọdachị dị egwu agụgụala Naijiria ugbua na ndụ mmadụ dị n’ime ya
Ọ maka
Ihe nkiri gosipụtara maka ndị Igbo…Lionheart gosiputara ihe mmadụ ịbụ onye Igbo pụtara ịgba mbọ na mbikọrịta ọnụ
Enwere ọtụtụ amaghị eme juru n’ihe nkiri a Ụfọdụ n’ime ha enweghi uru ọ bara mana nke ahụ emeghi ka ihe nkiri a ghara ịtọ m ụtọ Enwereike agaghị m elere ya ọzọ Otu ugboro a m lere ya dị mma
N’agbanyeghi na isiokwu dị na ya metụtara ịkpaoke metụta otu agbụrụ onye mepụtara ihe nkiri a agbasoghi usoro ihe ngosi Nollywood ana ahụkarị na sịnịma O ṅomighi Igwe nsere onyonyo ya naagagharị ụfọdụ mgbe ọ naakwụ otu ebe nke nyere ndị mepụtara ihe nkiri a ohere igosiputa agwa ha nke ọma dịka ya bụ ihe nkiri naaga iji mata ntachi obi ha
Ihe naatọ ọchị Ihe naatọ ọchị Ihe naatọ ọchị Nna ee ihe nkiri a juputara n’ọchị Ọ bụrụ na ị naachọ ihe nkiri gaakpali gị mmụọ nke a bụ ihe nkiri ahụ gaenye gị ihe ị chọrọ
Ihe nkiri dị ukwuu Nke a bụ ihe nkiri kacha mma e mepụtara na Naịjịrịa o juputakwara n’ọchị
ỌMALỊCHA ỤMỤNWAANYỊ AFRỊKA
Amaghị m ebe ndị nyere ihe nkiri a akara ala si weta echiche ha mana kwenye ihe m kwuru ihe nkiri a bụ ihe m leregoro kamgbe ọtụtụ oge O nweghi ntụpọ ọ maka ma kaa Bollywood mma
Ngosipụta ihe esereese dị na ihe nkiri a dị mma onye nyere ntuziaka ya mere ya nke ọma
Mmepụta pụrụ iche… Agwa Temi Otedola naaba anya Ngosipụta ihe nkiri a tọrọ m ụtọ nakwa etu esi wepụta ozi nke ọbụla na ya
Nzọụkwụ dị ukwuu n’ịmalite iji aka anyị kọwa akụkọ anyị… Ihe nkiri a naegosipụta ahụhụ ndị anyị leghara anya n’obodo naata Ọ naadịri anyị mfe ịkpe mmadụ ikpe mana mgbe akọrọ ụdị akụkọ a ọ gaeme ka ịmalite ile mmadụ ọbụla anya n’ụzọ Ngwụcha ya dọrọ oke mmasị ma juputa n’obinkonelu nke gaeme ka ị chịgharịwa uche maka ịhe ị hụrụ
Onweghi ntụpọ 🔥🔥🔥 Nke a bụ ihe nkiri Afrịka nke afọ a Awa abụọ na nkeji atọ ihe nkiri a tọrọ m ụtọ 😀👏👏👏🔥🔥🔥🔥🔥🔥✔✌
Akụkọ anaghị ahụ mgbe niile gbasara uru ezinụlọ bara site n’isi ụzọ ọzọ legara ya anya Atapịara ya nke ọma
N’ikpeazụ ihe nkiri si Naịjịrịa Kamgbe ọtụtụ afọ ka m naatụ anya ka Naịjịrịa mepụta ihe nkiri dị egwu Esiri Brothers bụ ụdị ihe nkiri ahụ m naatụ anya
Eziokwu e ji amamihe mepụta ihe nkiri a nke ọma Ekele dịrị ndị agwa nọ na ya maka ezi ngosipụta agwa ha
O siri ike nkeji ise ị ga n’ihe nkiri a ka ị ghara ịhụ ihe gaatọ gị ọchị Echeghi m na enwere ihe nkiri Naịjịrịa kacha udị ihe nkiri a n’ihe nkiri ntọ ọchị arọrọ arọ Mmetụta ihe nkiri ahụ dịkwa mma nke ọma
Ihe nkiri ịhụnanya naatọ ọchị nke Nollywood Ihe nkiri a nwere ikikere ime ka ị chịa ọchị ma inwe ụbọchị ọjọọ
Ihe nkiri metụtara obodo abụọ dị mma… Naanị ihe m ahụghị n’anya na ya bụ na egosighi Obodo Naịjịrịa na Indịa na ya Ihe nkiri ịhụnanya mara mma
Ihe nkiri a malitere site n’ịkpụ akpụ Akụkọ dị mma
King of BoysIhe nkiri a amaka malite n’akụkọ ya ruo na ndị mepụtara ya akwa ha yi na mmetụtaobi e gosipụtara Ana m eme nganga ịbụ onye Naịjiịrịa ugbua Jisie ike Kemi Adetiba jisie ike Sola Sobowale
Ihe nkiri onye ọbụla kwesịrị ịhụ Namaste wahala bụ ihe nkiri eji nka gosipụta nke naegosi mmekọrịta dị n’etiti omenala abụọ Njikọ Nollywood na Bollywood bụ ihe niile dị mma n’ihe nkiri ịhụnanya Ndị niile bụ ndị Indịa nọ na ya gosiri agwa ha nke ọma
Ọ dị ire naatọ ụtọ Na nchịkọta ọ dị mma M gaelerewu ya kwa ụbọchị niile Ọ dị m ka sị bụrụ na a naegosi ya karịa otu ugboro n’izu ewepụ nke ahụ ọ dị mma Ụfọdụ ihe nkiri dị ire naapụta dịka ihe emere eme mana ọbụghị nke a
N’ịgbaso usoro Nollywood aga m enye ihe nkiri a akara itoolu n’ihi akụkọ ya pụrụ iche na ezi mmepụta ya nke mere ka ọghara ị dịka ihe nkiri Naịjịrịa
Akụkọ dị mma… Ọ bụ ihe nkiri dị mma nwere ọmalịcha akọmakọ Ahụrụ m ya n’anya
Okwu kọrọ m Ihe nkiri a wụrụ m akpataoyi Ọ dọrọ mmasị m ma dọrie obi m N’ezie e gosipụtara Chukwu etu okwesịrị Chukwu gọzie onye dere ya ndị mepụtara ya na ndị niile so na ya Ndị agwa nọ na ya dị elu Ha rụrụ ọrụ ha nke ọma
Mmekọ dị n’etiti Maazị Tayo Bimbo Manuel na Ejiro RMD tọrọ m ụtọ
Otu ihe m hụrụ n’anya n’ihe nkiri a bụ etu akụkọ ya si dị na etu ndị agwa nọ na ya si gosipụta ya E kwesịrị ịkụrụ ndị dere ya ndị nyere ntuziaka ya na ndị mere ihe osise ya aka maka mbọ ha gbara
Ihe nkiri ụka kacha mma… Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya Emere ya nke ọma Mmepụta ya dị mma akụkọ ya naeju afọ Ndi niile tinyere aka na ya ụnụ awaka Ihe nkiri ekwesịrị ikiriMATA NA Ị gaachọ ihe ị ji eficha anya mmiri
Ahụrụ m ya n’anya…Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya agwa nọ na ya onye nyere ntuziaka wdg Onya ọbụla mere ka ọ dị iche site n’emereme ya Onye ọbụla hụrụ ya ka ihe nkiri adịghị mma amaghị ihe nkiri dị mma onwekwara ike ọ bụru na ọmaghị omenala anyị
Ọ maka …Ihe nkiri a mara mma tinyere agwa nọ na ya Ọ naatọ m ụtọ ịhụ Bịsọla n’ihe nkiri Ọ dị mma
Mmepụta dị mma ntuziaka dị mma akụkọ ya adịchaghị ukwuu E mepere akantụ naanị ide maka ihe nkiri a Ọ bụ ọrụ nka mara mma
Ọ naadọrọ mmasị… Ihe nkiri a tọrọ m ụtọ Mmepụta ya na akukọ ya mara mma Ahụtara m ya dịka ihe dị mma iche maka ndụ Ishi nke a n’ezie bụ ihe mmepe anya nye onye ọbụla amanyere n’alụmdi
Gabriel Afolayan bụ onye naeme ihe nkiri pụrụ iche ọ naaghọta ọrụ ya mgbe niile
Ọ dịghị njọ dịka esi dee maka ya
Ihe nkiri na emereme dị ukwuu… Ejikọtara akụkọ dị ukwuu emereme na ihe ntọ ọchị dị ukwuu ọnụ na ya Ihe nkiri naakpalị mmụọ na ndị omee dị egwu
Ihe nkiri dị mma amara mee mana o gosiputaghị dịka esi chọọ na ihe nkiri ntọ ọchị nke ọma ọ manyere na mmepụta agụgụala
Ọ maka… Mgbe izizi m hurụ ya o juru m anya Achọghị m ikwu ka onye isi adịghị mma mana ana m amụ gbasara ihe ụwa a Ana m atụ anya mmeputa ya nke abụọ agwa dịbu na nke mbụ nọ na ya nakwa akụko miriemi
Ọ maka ọ bụrụ na mbụ a pụrụ m ịgafe ihe nkiri a mana eziokwu bụ na ọ bụ ezigbo akụkọ site na ya ka ị gaahụ na emefughi ọtụtụ ego na mmepụta ya mana ntuziaka ya na emereme ya amaka Ngosipụta ebe a naalụ ọgụ adịchaghị ukwuu Ọ dị mma nkiri
Akụkọ naadọrọ mmasị gbasara ezinaụlọ na agha Akwadoro m ihe nkiri a n’enweghi echiche abụọ
Wow Ihe nkiri a mere ka m hapụ onye mụ na ya nọbụ naachọ onye ka mma Ihe nkiri dị ukwuu Ọ naaga nwayọọ nwayọọ mgbe o bidoro mana elere m ya ruo na ngwụcha Ngaghachi azụ n’akụkọ ya mere ka ngwụcha ihe nkiri a kpụrụ ọkụ n’ọnụ n’ihe na ihe niile mechara chịkọta ọnụ
Ọ bụrụ na mmadụ anwaghị ịma ka ihe dị onye ahụ agaghị amụta Ihe nkiri a rụtụrụaka na nsogbu kacha ụmụnwoke ojii naenwe nke bụ nchọpụta onwe
Site na mkpughe Eyimofe nke ntụgharị ya pụtara “Nke a bụ Mmasị m gosipụtara mmadụ inwe ntachị obi ịpụta na nsogbu ma mee ka Arie na Chuko bụrụ ndị ọhụrụ n’imepụta ihe nkiri
Nke abụ akụkọ dị mma sitere n’aka onye anyị mara bụ ezigbo ọkọ akụkọ Gold Statue nwereike ọ bụghị ihe nkiri Tade Ogidan kara mepụta nke ọma mana ọ natara ogo dị elu
Ihe nkiri dị mma Akukọ dị ukwuu Ọ dị mma nkiri Ana m akwado ya
Nke a tọrọ ụtọ nkiri …The Delivery Boy naenye obi aṅụrị Akụkọ mara mma akọrọ nke ọma Ị kwesịrị ilee ya
Ọ kwesịrị inwe mmepụta ise Ihe nkiri a naadọrọ mmasị naemekwa obi ụtọ Ọ bụrụ na ndị ụka alakụba hụtara nsogbu na ya gbanwee mọọbụ debiri aha ya Biko ihe nkiri amara mee ka ọ bụ Edere akụkọ ya nke ọma Ihe ngosi ya amaka
Ihe nkiri dị egwu…Aghọtaghị m ihe mere eji ghara inye ya ederede nkwado etu ọ kwesịrị n’ihi na ọ bụ ihe nkiri pụrụ iche Mmepụta ya niile dị mma nke a mere ka m lere ha nilie dịka nwa akwụkwọ dọkịta Ihe nkiri a dị egwu Eweriri m onye mepụtara ya na ndị agwa nọ na ya aka elu
Emepụtara ya nke ọma Ọ bụ ife nye ihe a naemepụtabu na sịnịma Afrịka Ihe nkiri a bụ ezi nzọụkwụ naaga etu okwesịrị dịka o si metụta sinịma Afrịka
Ihe nkiri naatọ ahaziri nke ọma nwere egwu jazi popi na okestra
Ihe nkiri a bụ return of the King nwere ebube
Ọrụ dị ukwuu
Eji ezi nka dee ya akụkọ onwe mere eme emepụtara nke ọma
Ọ ka so na ihe nkiri kacha mma nafọ 2017 Isoken bụ ihe nkiri dị ukwuu naegosipụta omenala obodo Nhazi eserese ụchanaegosi ọtụtụ omenala nke ọma Ihe nkiri a nwere ebe ntọ ọchị na emereme dị mma na ya
Ọ dị mma nkiri…Ihe nkiri dị egwu Ọ tọrọ m ụtọ na ha kwadoro asụsụ Igbo na ya
Igwefoto eji agbasọ isere mmetụtaobi nhazi naadọrọ mmụọ na akụkọ dịka nke ama ama akọrọ n’ụzọ ọzọ Nke a mere ka “Òlòtūré” bụrụ ihe nkiri ị gaanabata
Ị kwesịrị ilere ihe aIhe kwesịrị ka elere Ahụrụ m agwa nọ na ya n’anya Nhazi akukọ ya zuruoke
ihe nkiri tọrọ ụtọ
Ahụru m gị n’anya…E nwere m nwa
Ihe nkiri nke Kemi Adetiba amara mee e dere akụkọ ya nke ọma ezigbo ihe eserese Agwa niile nọ na ya mere nke ọma Nke a bụ ihe nkiri toro ugo dị ukwu Ndị niile tinyere aka mepụta ya unu emeka
Ihe nkiri dị ike nke ihe omume echefuru kpamkpam n’ akukọ mere eme Ọ bụghị nke ndị ume naekorapụ
Ihe nkiri dị ukwuu naenye obi ụtọ naakuzikwa nkuzi
ihe nkiri dị ike nwere ihe ntọ ọchị na ya udị a naamasị m
Wow nke a bụ akụkọ mere eme Wow Ọ maka Ọ bụ akụkọ gbasara ndị isi ojii bi mba ụwa dị iche iche n’Afrịka Obi dị m ụtọ na nwanne anyị nwoke mere ka amara maka akụkọ ya dee ya nye ntuziaka ya ma soro n’agwa nọ na ya Wow ngosipụta agwa Damson naadịkarị mma
Ọ dị mma Ọ tọrọ ụtọ etu ha si gosipụta omenala abụọ ahụ Ọ tọrọ m ụtọ mgbe niile m naelere ya Ihe nkiri achapụrụ anya mee
Ihe nkiri amara mee Ihe nkiri a bụ ihe magburu onwe ya gbasara ụmụakwụkwọ nwaanyị na mahadum ndị nkuzi nwoke naawakpo na mmekọahụ O zipuru ozi ya n’ụzọ dị mfe ịgaghị eche ihe ọzọ gbasara ya ụfọdụ ebe emetaghị apụrụ ịgbaghara
Ọ maka … Ahụrụ m etu e si jiri egwu gosipụta omenala Ọ tọrọ m ụtọ ịhụ ndị naeme ka m kirie Nollywood ọzọ O juputara n’ọchị na ụtọ
Ihe nkiri si Naịjịrịa mara mma…Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya Ngosipụta agwa nọ na ya dị ukwuu Onye ọbụla n’ime ha wepụtara onwe ya nke ọma ma mee ya bụ ihe nkiri Njakịrị amara na ya bụ ụdị anyị naahụ na ndụ Ọ kuzikwara ihe
Emetara ya … Asụsụ ya bụ asụsụ Obodo ndi mere ya mere ya nke ọma mmepụta ya amaka ndezi ya dị ukwuu Nke kacha mma bụ na o wepụtara ma mee ka ahụkee Ajegunle nke ọma
Ọrịa ọjọọ ọhụrụ nwere ike ime ọzọ…Ọ bụ ihe nkiri mara mma akọwara etu ihe si mee n’ezie Ọ ka ihe nkiri akpọrọ Contagion n’akwụkwọ m mma Akụkọ ya mere ka m cheta ụlọ Ọ bụ ọdachị izizi zutere m n’ụwa Achọrọ m igote DVD Otela mgbe m ji achọ ya na US ahụbeghi m ya O nwere onye nwere ike ịgwa m etu m gaesi gote ya Daalụ
Kedụ etu ihe nkiri nwere ụdị isiokwu a siri kpụọ akpụ naagwụ ike Kedụ ihe ngwangwa na ya Kedụ obinkonelu na ya Ndezi ya mere ka ara gbaa m Enweghi ihe kwesịrị ime ka ihe nkiri a ruo awa abụọ na ọkara Nke a bụ ihere n’ihi na ọ naarụtụ aka na ezigbo nsogbu Ọkara ịka mma ma ọ bụrụ na o ziri ozi ya ghara ime ka ndị naekiri ya rahụ ụra
Lionheart bụ ihe nkiri mara mma 👏 Ọ bụ ihe nkiri Nollywood m lere kacha mma Nke ọbụla n’ime ya mara mma tọtụ ọchị ma naakuzikwa ihe Ọ tọrọ m ụtọ na egosipụtara Naịjịrịa nke ọma
Agba nke abụọ… Ahụrụ m agba nke mbụ n’anya Ana m eche agba nke abụọ Ahụrụ m ndị agwa niile nọ na ya n’anya Ana m atụ anya na a gaenwe mmepụta ndị ọzọ
End of preview. Expand in Data Studio

No dataset card yet

Downloads last month
-