ig_review stringlengths 5 1.11k |
|---|
Kedụ ka ihe nkiri nke nwere ụdị isiokwu a mechara bụrụ ihe naakpụakpụ naagwụ ike |
nke a bụ akụkọ nke nwere ikike inweta nnyocha dị mma mana mmepụta ya adịghị mma nke a mere na a gaechefu ya ọsịsọ |
Ihe nkiri a enweghi ebube ruru nke ihe nkiri “Third Eye” site na afọ iri itoolu gasi nke Pa Olu Jacobs nọ n’ime ya Erukwala ya nso |
oge ọbụla Nollywood a naemechu mmadụ ịhụoge ọbụla Nollywood a naemenye mmadụ ihere |
Survival of Jelili bụ ihu nkwukwo nzuzu jupụtara o nweghi ihe gbasara ya dị mma |
Na mmechi ihe nkiri nke mbụ Chief Daddy mwebata agwa ọhụrụ na ọnọdụ ikpeazụ naegosi na o nwere ọzọ gaesonye mana Chief Daddy 2 bu ihe ọzọ buru ya ọnụ gaa okwa dị ala |
O kwesighi ikwusi ebe o kwusiri onye dere ya amaghị ihe o naeme |
Usoro na nhazi ya enweghi isi ma ncha bịa ju ebe niile |
Nke a bụ nnukwu itufu ego na oge |
ihe nkiri a enweghi isi ma ncha ma ụmụaka agaghị enwe mmasị ikiri ya |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.