audio
audioduration (s)
0.18
27
speaker_id
stringlengths
5
5
text
stringlengths
4
221
language
stringclasses
1 value
gender
stringclasses
2 values
age_range
stringclasses
3 values
phase
stringclasses
2 values
normalized_text
stringlengths
4
221
KVT3N
A chọpụtaghi m n'oge na kpatụ di na ụlọ ịwụ ahụ anaghị agbazi
igbo
male
18-29
phase 1
A choputaghi m n'oge na kpatu di na ulo ịwu ahu anaghị agbazi
NQ739
Nna m na-arụ ọrụ ịkwa ụgbọ
igbo
male
18-29
phase 2
Nna m na-aru oru ịkwa ugbo
SWXF8
Hèdgịelu ma akwụkwọ nke ọma.
igbo
male
18-29
phase 2
Hedgịelu ma akwukwo nke oma.
CPY5L
Mụ na onye njikwa ga-arụkọ ọrụ.
igbo
male
18-29
phase 1
Mu na onye njikwa ga-aruko oru.
2SU9N
Nrịgo na-enye ohere ịgagharị n'etiti ala dị iche iche n'ime ụlọ
igbo
male
6-17
phase 1
Nrịgo na-enye ohere ịgagharị n'etiti ala dị iche iche n'ime ulo
4O1TY
Enwere ọtụtụ tebụl na oche maka ndị nkuzi n'ime ụlọ ndị ọrụ
igbo
female
18-29
phase 1
Enwere otutu tebul na oche maka ndị nkuzi n'ime ulo ndị oru
38KGM
Jee kpọọ diọkpara ụnụ!!!!
igbo
female
18-29
phase 1
Jee kpoo diokpara unu!!!!
ML4CP
Kpọta ụmụ akwụkwọ ahụ n'ụlọ ọrụ m
igbo
female
18-29
phase 2
Kpota umu akwukwo ahu n'ulo oru m
O9S6N
Ndị ikom ga-ekweta mgbe niile dị ka ụdị ekele .
igbo
male
18-29
phase 2
Ndị ikom ga-ekweta mgbe niile dị ka udị ekele .
OXN5B
Agha n'etiti obodo juru ebe niile n'oge ochie
igbo
female
18-29
phase 1
Agha n'etiti obodo juru ebe niile n'oge ochie
4EFEX
Gbanwee akwa akwa nwa ahụ n'ime awa abụọ na-esote!
igbo
female
18-29
phase 1
Gbanwee akwa akwa nwa ahu n'ime awa abuo na-esote!
TNNH5
Ee e, abụghị m onye injinia na-ahụ maka ụgbọ mmiri.
igbo
female
30-over
phase 1
Ee e, abughị m onye injinia na-ahu maka ugbo mmiri.
2UKCG
Gem rezav bụkwa ebe a na-edote ụmụ anụ maka nlere anya
igbo
male
6-17
phase 1
Gem rezav bukwa ebe a na-edote umu anu maka nlere anya
A5GEG
Ndị privet ami bụ nke nwere ọkwa dị ala.
igbo
female
30-over
phase 1
Ndị privet ami bu nke nwere okwa dị ala.
JIKBA
Ị maara ihe bụ ekwentị?
igbo
male
6-17
phase 1
Ị maara ihe bu ekwentị?
K01JK
Ndị ọbịa agbamakwụkwọ ahụ nọgidere na-aja ụtọ ụtọ nke ihe ụtọ nri Igbo 'abacha'
igbo
female
18-29
phase 1
Ndị obịa agbamakwukwo ahu nogidere na-aja uto uto nke ihe uto nri Igbo 'abacha'
EW1KG
Alum di na nwunye nke dara ada bu nke na ari kwa ụbọchị.
igbo
female
30-over
phase 2
Alum di na nwunye nke dara ada bu nke na ari kwa ubochị.
8NC6E
Ọ ga-abụ nwunye Eze nke abụọ.
igbo
female
18-29
phase 1
O ga-abu nwunye Eze nke abuo.
LW0X2
Ezinụlọ ahụ nwere ogologo ndụ
igbo
male
18-29
phase 1
Ezinulo ahu nwere ogologo ndu
LDI0V
onye nkuzi ya abịala klaasị ọzọ n'ohe
igbo
female
18-29
phase 2
onye nkuzi ya abịala klaasị ozo n'ohe
SYGDJ
Sii pọọtụ dị na Owere ga-ebute nri n'ụtụtụ.
igbo
male
18-29
phase 1
Sii pootu dị na Owere ga-ebute nri n'ututu.
TSW9K
Ọtụtụ mmadụ na-eme ngaghari n'ututu.
igbo
male
18-29
phase 1
Otutu mmadu na-eme ngaghari n'ututu.
1KOJD
A kpọrọ m siga asi nke ukwuu.
igbo
female
30-over
phase 1
A kporo m siga asi nke ukwuu.
O0JF0
Ndị uwe ojii niile ga-eyi yunifọm ha bịa ọrụ echi.
igbo
female
18-29
phase 1
Ndị uwe ojii niile ga-eyi yunifom ha bịa oru echi.
XBQRG
Eji m ọgu ahu i nyere m wéé rụọ ọrụ n’ubi
igbo
male
18-29
phase 1
Eji m ogu ahu i nyere m wee ruo oru n’ubi
O9S6N
Ị ga-aga ụlọ akwụkwọ?.
igbo
male
18-29
phase 2
Ị ga-aga ulo akwukwo?.
N0UP3
Emeghela ụgbọ ala ahụ!
igbo
female
18-29
phase 1
Emeghela ugbo ala ahu!
PSPBK
Chima nwụrụ n'ihe mberede moto jọgburu onwe ya na Tuzdee.
igbo
male
18-29
phase 1
Chima nwuru n'ihe mberede moto jogburu onwe ya na Tuzdee.
SJQI3
Ememe ọnwụ na-agụnye ememe a kapịrị ọnụ na iru újú maka ndị nwụrụ anwụ.
igbo
male
18-29
phase 1
Ememe onwu na-agunye ememe a kapịrị onu na iru uju maka ndị nwuru anwu.
ZW5UL
Ụlọọrụ mgbasa ozi na-enwekwa akara soshal midia ha
igbo
female
18-29
phase 1
Ulooru mgbasa ozi na-enwekwa akara soshal midia ha
ZT4BQ
Akịka ga-emebi osisi dị n'ụlọ gị.
igbo
male
18-29
phase 1
Akịka ga-emebi osisi dị n'ulo gị.
DUIUC
Ee, iyi iyi ga-achọ ka ị weta ewu abụọ
igbo
female
18-29
phase 1
Ee, iyi iyi ga-acho ka ị weta ewu abuo
5AGCH
Ememe ọmụmụ bụ ikike, ihe ùgwù, ma ọ bụ ihe onwunwe nke mmadụ nwere ikike site na ọmụmụ
igbo
male
18-29
phase 1
Ememe omumu bu ikike, ihe ugwu, ma o bu ihe onwunwe nke mmadu nwere ikike site na omumu
ZPTOU
Ọ chọrọ igu akwụkwọ banyere olu ndị dọkịta.
igbo
female
18-29
phase 1
O choro igu akwukwo banyere olu ndị dokịta.
E4XBU
Metrọnu ahụ nwụrụ anwụ bụrụ ezigbo nwanyị.
igbo
female
18-29
phase 1
Metronu ahu nwuru anwu buru ezigbo nwanyị.
ZXNRA
Anyị bụ ọkụ na ndeeri ahụ na-aga ịchọ ụdara.
igbo
female
18-29
phase 1
Anyị bu oku na ndeeri ahu na-aga ịcho udara.
609RC
A na-akwa nne ha n'Enugu taa.
igbo
male
6-17
phase 1
A na-akwa nne ha n'Enugu taa.
NFT8W
Gbata tiketi moto Abụja!
igbo
male
18-29
phase 1
Gbata tiketi moto Abuja!
2NS86
N'oge dị ka agbamakwụkwọ, pastọ na-ekpekarị ekpere maka ngọzị .
igbo
male
18-29
phase 1
N'oge dị ka agbamakwukwo, pasto na-ekpekarị ekpere maka ngozị .
76O9F
Achọghị m ịsa ahụ n'abalị a
igbo
male
18-29
phase 1
Achoghị m ịsa ahu n'abalị a
OPW23
Ọ na-amalite ọrụ n'ụtụtụ a.
igbo
male
30-over
phase 2
O na-amalite oru n'ututu a.
64B0I
Umunwoke nọ na Ọtụtụ ọrụ ọchịchị
igbo
female
18-29
phase 2
Umunwoke no na Otutu oru ochịchị
OWQZR
Ụfọdụ ụlọ ezumike nwere ike ha agaghị anabata ụfọdụ ndị mmadụ
igbo
male
30-over
phase 2
Ufodu ulo ezumike nwere ike ha agaghị anabata ufodu ndị mmadu
L1IEI
Emeka wụba n'ogige anụ ụlọ.
igbo
female
18-29
phase 1
Emeka wuba n'ogige anu ulo.
08BB7
Mgba m zara ya ọ sị mː
igbo
male
18-29
phase 1
Mgba m zara ya o si m
MUBM7
Anyị ga-ebidoriri ire mkpụrụ osisi.
igbo
female
18-29
phase 1
Anyị ga-ebidoriri ire mkpuru osisi.
UT4AV
Onyeisi nche ejidere ụmụ akwụkwọ zuru ohi?
igbo
male
18-29
phase 1
Onyeisi nche ejidere umu akwukwo zuru ohi?
76A5J
Mmanwu Odo na-anọchi anya chi na-enye ndị dị ndụ ohere iso ndị nwụrụ anwụ na-akpakọrịta
igbo
female
18-29
phase 1
Mmanwu Odo na-anochi anya chi na-enye ndị dị ndu ohere iso ndị nwuru anwu na-akpakorịta
QYVKT
Ụfọdụ ndị nna nna anyị kọrọ ụmụ ha akụkọ.
igbo
male
6-17
phase 1
Ufodu ndị nna nna anyị koro umu ha akuko.
DNCVK
Abụ m onye isi na nwata ndị nwoke n' ụlọ akwụkwọ m
igbo
female
18-29
phase 1
Abu m onye isi na nwata ndị nwoke n' ulo akwukwo m
TFM8P
A ga-anabata ya ọzọ ma ọ bụrụ na mgbaàmà ahụ adịgide
igbo
female
30-over
phase 2
A ga-anabata ya ozo ma o buru na mgbaama ahu adịgide
FDGQX
Ị gara ọrụ na geto?
igbo
male
18-29
phase 1
Ị gara oru na geto?
64B0I
Ntọala etemeete a anaghị acha ka akpụkpọ anụ ahụ m
igbo
female
18-29
phase 2
Ntoala etemeete a anaghị acha ka akpukpo anu ahu m
Y2JBO
Asụsụ Igbo dị mfe ịmụ.
igbo
female
18-29
phase 1
Asusu Igbo dị mfe ịmu.
D2IE8
Ike ga-aga ahia zuta sọketị .
igbo
female
18-29
phase 1
Ike ga-aga ahia zuta soketị .
A5GEG
Onye nlekọta wọọdụ ahụ na-abịa ịgbanwe ákwà ndina.
igbo
female
30-over
phase 1
Onye nlekota woodu ahu na-abịa ịgbanwe akwa ndina.
O396U
Ụfọdụ ndị ọrụ gọọmenti bụ ndị ọrụ ministrị
igbo
female
18-29
phase 1
Ufodu ndị oru goomenti bu ndị oru ministrị
LDI0V
Akwadola m nri ahụ.
igbo
female
18-29
phase 2
Akwadola m nri ahu.
Y5NE0
Aga m azụta Hollandia yogọọtu echi
igbo
female
18-29
phase 2
Aga m azuta Hollandia yogootu echi
S00P3
Ọ bụ m bu onye nke nnari anọọ n'iri atọọ n'atọọ.
igbo
male
18-29
phase 1
O bu m bu onye nke nnari anoo n'iri atoo n'atoo.
P3O2O
Kedu ihe mere ị nweghị ike ighe plantain ahụ?
igbo
male
18-29
phase 1
Kedu ihe mere ị nweghị ike ighe plantain ahu?
F0YSL
Ọtụtụ ebe n'ugwu ụmụ nwanyị na-ekpuchi isi ha
igbo
male
18-29
phase 2
Otutu ebe n'ugwu umu nwanyị na-ekpuchi isi ha
L5EFP
Ọgwụ isi ọwụwa nwekwara ike ịbata na ụdị nke ánà etinye n'ike
igbo
female
30-over
phase 1
Ogwu isi owuwa nwekwara ike ịbata na udị nke ana etinye n'ike
ED9I6
Nnwa m nwaanyị anaghị ekwe ka mmadụ ọzọ kuru ya beresọ nne ya
igbo
female
30-over
phase 2
Nnwa m nwaanyị anaghị ekwe ka mmadu ozo kuru ya bereso nne ya
XXO1S
Onye na-anya ụgbọala ga-enyere gị aka itinye akpa gị n'ime ụgbọala.
igbo
female
18-29
phase 1
Onye na-anya ugboala ga-enyere gị aka itinye akpa gị n'ime ugboala.
SG2SQ
Ụmụ ya bịara leta ya n'izuụka gara aga.
igbo
male
18-29
phase 1
Umu ya bịara leta ya n'izuuka gara aga.
NQ739
Anyị ga anya rola costa n'ebe ahụ.
igbo
male
18-29
phase 2
Anyị ga anya rola costa n'ebe ahu.
8V3Z2
Ụmụnne m ṅụrụ kọfi.
igbo
female
18-29
phase 1
Umunne m nuru kofi.
VH2YZ
Ị gbanyụọ tevịshịon ahu?
igbo
female
18-29
phase 2
Ị gbanyuo tevịshịon ahu?
SZTMK
Nna ya chụpụrụ ijiji na-efegharị na nri ọ na-eri
igbo
male
18-29
phase 1
Nna ya chupuru ijiji na-efegharị na nri o na-eri
TNNH5
Ị maara onye ọrụ omenala ọ bụla na ọdụ ụgbọ mmiri?
igbo
female
30-over
phase 1
Ị maara onye oru omenala o bula na odu ugbo mmiri?
K22DY
Gịnị kpatara eji jide ya n'izu gara aga?
igbo
male
18-29
phase 1
Gịnị kpatara eji jide ya n'izu gara aga?
1TOXF
Agbanyụrụ Ọkụ ụgbọ ala
igbo
female
30-over
phase 1
Agbanyuru Oku ugbo ala
ZPVQK
Ọtụtụ ọrịa e butere na meko nwoke na nwanyị nwere ọgwụgwọ
igbo
male
18-29
phase 1
Otutu orịa e butere na meko nwoke na nwanyị nwere ogwugwo
CC00I
Ọria kọrona virụs bidoro na China
igbo
female
18-29
phase 1
Oria korona virus bidoro na China
WFLQY
Egwuregwu ọ bụla nwere usoro na iwu e si eti ya
igbo
male
18-29
phase 1
Egwuregwu o bula nwere usoro na iwu e si eti ya
EW1KG
Agam eje gwa onye na ese ihe ka ose m tupu echi a na-agwu.
igbo
female
30-over
phase 2
Agam eje gwa onye na ese ihe ka ose m tupu echi a na-agwu.
N20LS
A na-enweta mmanụ ala n'ime ala osimiri.
igbo
male
18-29
phase 1
A na-enweta mmanu ala n'ime ala osimiri.
CFAE0
Ụgbọ njem ụgbọ elu aghọwo ihe dị oke ọnụ ka oge na-aga.
igbo
female
30-over
phase 1
Ugbo njem ugbo elu aghowo ihe dị oke onu ka oge na-aga.
1S8SD
Ọnụ mmanụ ụgbọala na-arị elu kwa ụbọchị.
igbo
female
18-29
phase 1
Onu mmanu ugboala na-arị elu kwa ubochị.
ICOAK
A ga-ahapụ m sọrọ ndi ọgbọ m?
igbo
male
18-29
phase 1
A ga-ahapu m soro ndi ogbo m?
U2ICM
Ngalaba m jiri ụlọ nyocha fizisi mee omume ụnyaahụ.
igbo
female
18-29
phase 1
Ngalaba m jiri ulo nyocha fizisi mee omume unyaahu.
505FY
Ọnụ ụzọ ígwè na anọte aka karịa nke osisi maka na akwụala ga ata nke osisi
igbo
female
18-29
phase 2
Onu uzo igwe na anote aka karịa nke osisi maka na akwuala ga ata nke osisi
X3FL8
Ị zutere ya online?
igbo
female
18-29
phase 1
Ị zutere ya online?
91N4Z
Oriọna ahụ ọ dị njọ?
igbo
male
18-29
phase 1
Oriona ahu o dị njo?
7CSKK
Ị ga-azụta prịntịn meshịn ọhụrụ?
igbo
female
6-17
phase 1
Ị ga-azuta prịntịn meshịn ohuru?
B151H
Ka anyị gaa ugbo ugbu a!
igbo
female
18-29
phase 1
Ka anyị gaa ugbo ugbu a!
MTGLW
Kedu k'esi akụ tomato?
igbo
male
30-over
phase 1
Kedu k'esi aku tomato?
OYVSJ
Mba, ebe a na-egwu egwu adịghị anya
igbo
female
30-over
phase 2
Mba, ebe a na-egwu egwu adịghị anya
P9ZJ1
Lie ya ka anyị hụ!
igbo
female
18-29
phase 1
Lie ya ka anyị hu!
N5SPV
Nnukwu ọba ji so na ngọzị.
igbo
male
30-over
phase 1
Nnukwu oba ji so na ngozị.
15P38
Ànyị kwesịrị inye ha otu igbe biya ma emechaa?
igbo
male
18-29
phase 1
Anyị kwesịrị inye ha otu igbe biya ma emechaa?
ICYYT
Gịnị ka onye nduzi ahụ gara ime?
igbo
male
18-29
phase 2
Gịnị ka onye nduzi ahu gara ime?
A68LD
A ga m abia kpaa isi owu echi
igbo
male
30-over
phase 2
A ga m abia kpaa isi owu echi
EW1KG
Ụmụ akwụkwọ ahụike nọ na-enweta nkuzi n'ime ụlọ ọrụ ahụ
igbo
female
30-over
phase 2
Umu akwukwo ahuike no na-enweta nkuzi n'ime ulo oru ahu
MQXEJ
Onyeisi ndị ọrụ nchekwa ga-abịa dịpatịmentị anyị taa.
igbo
male
18-29
phase 1
Onyeisi ndị oru nchekwa ga-abịa dịpatịmentị anyị taa.
44BF4
Nna m gburu ehi n'afọ gara aga ka a na-eme emume aha ọhụrụ ya Ogbu efi.
igbo
male
18-29
phase 1
Nna m gburu ehi n'afo gara aga ka a na-eme emume aha ohuru ya Ogbu efi.
BRGM8
Nneka nwetara ọrụ na ogige n'afọ gara aga.
igbo
female
18-29
phase 1
Nneka nwetara oru na ogige n'afo gara aga.
EW1KG
Mọd gard ya adịghịzi
igbo
female
30-over
phase 2
Mod gard ya adịghịzi
P7MVH
Mba, a kagburu ntụli aka ahụ
igbo
female
30-over
phase 2
Mba, a kagburu ntuli aka ahu