audio audioduration (s) 0.18 27 | speaker_id stringlengths 5 5 | text stringlengths 4 221 | language stringclasses 1
value | gender stringclasses 2
values | age_range stringclasses 3
values | phase stringclasses 2
values | normalized_text stringlengths 4 221 |
|---|---|---|---|---|---|---|---|
QY44I | Nne m zụtara ụfọdụ nri na shọpin Mọll . | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Nne m zutara ufodu nri na shopin Moll . | |
ICYYT | Anyị na-eji igwe aga njem. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Anyị na-eji igwe aga njem. | |
M0Y20 | N'izu gara aga, masquerades nabatara anyị na Square obodo. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | N'izu gara aga, masquerades nabatara anyị na Square obodo. | |
1S8SD | Egwuzịna egwu na jọmpịn pịlọ! | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Egwuzịna egwu na jompịn pịlo! | |
Y5NE0 | Hapụ ụlọ oriri na ọṅụṅụ a ugbu a! | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Hapu ulo oriri na onunu a ugbu a! | |
VH2YZ | Nwa ọrụ ahụ ọ hichara igbe nchekwa ngwaọrụ ahụ? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Nwa oru ahu o hichara igbe nchekwa ngwaoru ahu? | |
T3FXT | Ọ na-esiri di ya nri kwa ụbọchị. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | O na-esiri di ya nri kwa ubochị. | |
W82ES | Mba, nke ahụ abụghị nsogbu, ka anyị rahụ n'ọnụụlọ nke m | igbo | female | 30-over | phase 1 | Mba, nke ahu abughị nsogbu, ka anyị rahu n'onuulo nke m | |
NQ739 | Ụmụ akwụkwọ praịmarị ahụ ga-agba ọsọ n'ụlọ akwụkwọ ha. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Umu akwukwo praịmarị ahu ga-agba oso n'ulo akwukwo ha. | |
O678W | M ga-akpọrọ ụmụ m gaa na sinima ka ha kirie katoon. | igbo | female | 30-over | phase 1 | M ga-akporo umu m gaa na sinima ka ha kirie katoon. | |
J2RAV | Ọgba aghara ezinụlọ na-akawanye njọ, na-eyi egwu ikpochapụ njikọ chiri anya nke jikọtara ha ọnụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Ogba aghara ezinulo na-akawanye njo, na-eyi egwu ikpochapu njiko chiri anya nke jikotara ha onu. | |
SQNJA | Mba, anyị anaghị ese okwu taa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Mba, anyị anaghị ese okwu taa | |
YLZ08 | Ekwutọsị ga-atụ vootu na ndọrọndọrọ na-abịa maka na ọ chọrọ ọ̀dị̀mma Naịjiria. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Ekwutosị ga-atu vootu na ndorondoro na-abịa maka na o choro odịmma Naịjiria. | |
5YU30 | Emebere ka a n'eyi elekere aka na nkwojiaka | igbo | female | 30-over | phase 1 | Emebere ka a n'eyi elekere aka na nkwojiaka | |
2C6BG | Ị bi na GRA? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Ị bi na GRA? | |
505FY | Vị́tamị́n n B ga-eme ka m gboọ́ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Vịtamịn n B ga-eme ka m gboo | |
0OV4M | Ee A na-enyocha injin nku ụgbọ elu ahụ | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Ee A na-enyocha injin nku ugbo elu ahu | |
J9SCG | Ha gwuru mmiri na suwimin puulu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Ha gwuru mmiri na suwimin puulu. | |
RT8XL | Ngozi na-etinye ogiri n'ofe maka inye ukpo. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | Ngozi na-etinye ogiri n'ofe maka inye ukpo. | |
OPW23 | anyị ga-aga maka arụmụka ụlọ akwụkwọ na-esote. | igbo | male | 30-over | phase 2 | anyị ga-aga maka arumuka ulo akwukwo na-esote. | |
O9S6N | Mba, anaghị ahapụ isi aka agba ụrịọm. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Mba, anaghị ahapu isi aka agba urịom. | |
ICYYT | Ụmụ akwụkwọ Mahadum gara na Shopraịt taa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Umu akwukwo Mahadum gara na Shopraịt taa. | |
TLQQB | Olee mgbe dọla a riri etu a? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Olee mgbe dola a riri etu a? | |
LZ558 | Mba, Achike agaghị eso agụ abụ olu ahụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | Mba, Achike agaghị eso agu abu olu ahu. | |
NQ739 | Mụ na ezinụlọ m gara na paakị mmiri ụnyaahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Mu na ezinulo m gara na paakị mmiri unyaahu | |
LDI0V | Agwara m gị mee ịgba nkwụ tụpụ ịgba akwụkwọ! | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Agwara m gị mee ịgba nkwu tupu ịgba akwukwo! | |
839N3 | M ga-edozi usoro ịdị n'otu . | igbo | female | 30-over | phase 1 | M ga-edozi usoro ịdị n'otu . | |
F0YSL | Nnenna ga-enene regụlatọ ahụ echi | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Nnenna ga-enene regulato ahu echi | |
VNZHX | Kedu onye na-asa efere ahụ? | igbo | male | 30-over | phase 1 | Kedu onye na-asa efere ahu? | |
NYLC0 | Agadị nwanyị rere udara niile puku naira abụọ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Agadị nwanyị rere udara niile puku naira abuo. | |
AKD0P | Oganiihu obodo di ndi ochichi n'aka | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Oganiihu obodo di ndi ochichi n'aka | |
PGD0P | Fesibuuku na wasaapụ bụ ọmụmaatụ sosha midia. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Fesibuuku na wasaapu bu omumaatu sosha midia. | |
ICYYT | Kedu onye nwe ígwè ígwè? | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Kedu onye nwe igwe igwe? | |
ZZFYX | Ee, a nọ m na ahịa mọọlụ ahụ ugbu a | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Ee, a no m na ahịa moolu ahu ugbu a | |
DGCFS | A na-ejikarị ahịhịa sịntetik eme ihe osise ma ọ bụ ntụtụ anụ e tinyere aka. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | A na-ejikarị ahịhịa sịntetik eme ihe osise ma o bu ntutu anu e tinyere aka. | |
OPW23 | Ndị okenye n'ọdịnihu nwere ike ha agaghị ama akụkọ ọdịnala ọ bụla ha ga-ebuga ndị na-eto eto. | igbo | male | 30-over | phase 2 | Ndị okenye n'odịnihu nwere ike ha agaghị ama akuko odịnala o bula ha ga-ebuga ndị na-eto eto. | |
WSV5V | Onye isi mahadum a na-abịa? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Onye isi mahadum a na-abịa? | |
VH2YZ | Nne nne m zụtara ihe onyonyo plasma ọhụrụ . | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Nne nne m zutara ihe onyonyo plasma ohuru . | |
X5FJO | Achọrọ m ikiri ihe nkiri ahụ na-atụ ụjọ n'izu na-abịa | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Achoro m ikiri ihe nkiri ahu na-atu ujo n'izu na-abịa | |
1G6L9 | Agaghị m abịa emume ahụ n'ihi na enwere m oria oyi | igbo | female | 30-over | phase 2 | Agaghị m abịa emume ahu n'ihi na enwere m oria oyi | |
9LWI3 | Agwara m gị, zute ya, gị na ya kparịtara ụka! | igbo | female | 30-over | phase 1 | Agwara m gị, zute ya, gị na ya kparịtara uka! | |
A7OTR | Asụsụ bekee bụ asụsụ a kachaa asụ n'ụwa. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Asusu bekee bu asusu a kachaa asu n'uwa. | |
BZFDU | Ada kọrọ ukwu Onugbu ọzọ na onwa gara aga | igbo | male | 30-over | phase 1 | Ada koro ukwu Onugbu ozo na onwa gara aga | |
OYVSJ | Ị kwesịrị ịkpachara anya mgbe ị nọ n'ime usekwu echi | igbo | female | 30-over | phase 2 | Ị kwesịrị ịkpachara anya mgbe ị no n'ime usekwu echi | |
OPW23 | Onye hụru maka nhicha ụlọ ọrụ n'ọnwa gara aga? | igbo | male | 30-over | phase 2 | Onye huru maka nhicha ulo oru n'onwa gara aga? | |
P5UT3 | Eh, ụbọchị Monday na abịa bụ publik holide | igbo | female | 30-over | phase 1 | Eh, ubochị Monday na abịa bu publik holide | |
XYCK7 | Nwoke ga-alụ nwaanyị ga-akwụ ụgwọ isi nwaanyị ya tupu ọ bụrụ nwunye ya | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Nwoke ga-alu nwaanyị ga-akwu ugwo isi nwaanyị ya tupu o buru nwunye ya | |
0IDU1 | Hapụ nkịta na-ehi ụra ya dinaa | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Hapu nkịta na-ehi ura ya dinaa | |
0P5AF | Anyị siri ji mmanụ ụnyaahụ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | Anyị siri ji mmanu unyaahu. | |
5F3CA | Mba, ọ nweghị ike ịfụ opi ụnyahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Mba, o nweghị ike ịfu opi unyahu. | |
J0V01 | Adaeze mụrụ nwa n'ụlọ ọgwụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Adaeze muru nwa n'ulo ogwu. | |
MQXEJ | Eze mmụọ gara hu igwe ụnyaahụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Eze mmuo gara hu igwe unyaahu | |
5GZLH | Ị ga-ahụ ọtụtụ ndị mmadụ maa ị gaa na paakị ụgbọala.. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Ị ga-ahu otutu ndị mmadu maa ị gaa na paakị ugboala.. | |
HG1PA | Funke nwere fibroids. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Funke nwere fibroids. | |
B9IEX | Onye provos bụ onye isi kọleji agụmakwụkwọ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Onye provos bu onye isi koleji agumakwukwo. | |
A68LD | Kedu ka esi azụ nkịta gị ka ọ nọrọ ọdụ? | igbo | male | 30-over | phase 2 | Kedu ka esi azu nkịta gị ka o noro odu? | |
NQ739 | Anyị pukwara ahịa egwu n'udo. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Anyị pukwara ahịa egwu n'udo. | |
OPW23 | Ebee ka kọleji agụmakwụkwọ dị na owerri? | igbo | male | 30-over | phase 2 | Ebee ka koleji agumakwukwo dị na owerri? | |
F0YSL | Anụrụ m ka onye nkọwa asụsụ Nupe kwuru okwu ụnyaahụ | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Anuru m ka onye nkowa asusu Nupe kwuru okwu unyaahu | |
VTIS3 | Nne Chukwuka nọrọ ụbọchị asaa n'ụlọ ndozi ụmụ nwanyị. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Nne Chukwuka noro ubochị asaa n'ulo ndozi umu nwanyị. | |
ABBLO | Mba, ahụghị m nkịta ahụ akịka tagburu. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Mba, ahughị m nkịta ahu akịka tagburu. | |
7USD5 | Ị kwụrụ ego ka gị na mmọnwụ gbaa egwu? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Ị kwuru ego ka gị na mmonwu gbaa egwu? | |
A1APM | Ee, m asụru asụsụ Frenchị. | igbo | female | 30-over | phase 1 | Ee, m asuru asusu Frenchị. | |
Y5NE0 | Mba ọ bụ onye na-eso' n'akụkọ gị? | igbo | female | 18-29 | phase 2 | Mba o bu onye na-eso' n'akuko gị? | |
UP5BQ | Mmiri kashu na-echu akwa. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Mmiri kashu na-echu akwa. | |
Y5NE0 | A ga m etinye alụmako n'ulo m. | igbo | female | 18-29 | phase 2 | A ga m etinye alumako n'ulo m. | |
UMM96 | Ọ chọrọ ịmụ ebe ndi okenye bi | igbo | male | 18-29 | phase 1 | O choro ịmu ebe ndi okenye bi | |
PN83K | Alụmdi na nwunye bụ njikọ dị n'etiti nwoke na nwanyị . | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Alumdi na nwunye bu njiko dị n'etiti nwoke na nwanyị . | |
CE4F6 | Anyị kwesịrị ịzụtara Chinyere ndetu nkuzi okwu ọhụrụ. | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Anyị kwesịrị ịzutara Chinyere ndetu nkuzi okwu ohuru. | |
KABQC | Ee, aga m abịa hụ gị na paakị | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Ee, aga m abịa hu gị na paakị | |
WGIGN | A na-ete kolota n'ụzọ ụgbọelu si agba ọsọ ọpụpụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | A na-ete kolota n'uzo ugboelu si agba oso opupu | |
AHY8J | Ọ bụ m ka onye nkụzi m na-enye m lesin notu ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | O bu m ka onye nkuzi m na-enye m lesin notu ya. | |
F0YSL | Ụka Asemblịes Chukwu bụ otu ụdị uka | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Uka Asemblịes Chukwu bu otu udị uka | |
K3F8C | Ee, Ogechi jere ije rụọ n'ugbo ụnyaahụ. | igbo | male | 30-over | phase 1 | Ee, Ogechi jere ije ruo n'ugbo unyaahu. | |
1G6L9 | Uzoma tiri mkpu si, tụfuo pịzaa ahụ. | igbo | female | 30-over | phase 2 | Uzoma tiri mkpu si, tufuo pịzaa ahu. | |
BGU70 | E nyere nwa m nwoke ònyìnyé nke onye mmeri n'ụbọchị ahu a gbara ọsọ rilee | igbo | female | 18-29 | phase 1 | E nyere nwa m nwoke onyinye nke onye mmeri n'ubochị ahu a gbara oso rilee | |
OWQZR | A na eme ihe n'onyoonyoo | igbo | male | 30-over | phase 2 | A na eme ihe n'onyoonyoo | |
RVGUD | Ọnyanwududo juru n'ime ụlọ ahụ. | igbo | female | 30-over | phase 1 | Onyanwududo juru n'ime ulo ahu. | |
J8F33 | Oge ọ tachara ya , obi dị ya mma. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Oge o tachara ya , obi dị ya mma. | |
HOSGZ | Obere ijiji banyere m n'anya, ọ na-afụ m ụfụ nke ukwuu | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Obere ijiji banyere m n'anya, o na-afu m ufu nke ukwuu | |
9NXNL | Tiwa ọ bụ onye ọ ti egwu ị kacha hunanya? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Tiwa o bu onye o ti egwu ị kacha hunanya? | |
ROAG4 | Ị ma etu esi agbanwe taiya ụgbọala? | igbo | male | 6-17 | phase 1 | Ị ma etu esi agbanwe taiya ugboala? | |
OYVSJ | A ga-azụ ụmụ akwụkwọ ka esi agụ na ide ihe n'ụlọ akwụkwọ praịmarị | igbo | female | 30-over | phase 2 | A ga-azu umu akwukwo ka esi agu na ide ihe n'ulo akwukwo praịmarị | |
TFM8P | A hụbeghi m onye ọkwa nka. | igbo | female | 30-over | phase 2 | A hubeghi m onye okwa nka. | |
OZY3K | E jiri rezọ bledị kpụọ onye ohi ahụ ísí | igbo | male | 6-17 | phase 1 | E jiri rezo bledị kpuo onye ohi ahu isi | |
LPZW1 | Èè, taa bụ agbamakwụkwọ Nneoma. | igbo | female | 6-17 | phase 1 | Ee, taa bu agbamakwukwo Nneoma. | |
3DKDB | Agwa bụ ndị na-emepụta ihe nkiri, ma ọ bụ nke ọdinala maọbụ nke ọlọrọọhụụ | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Agwa bu ndị na-emeputa ihe nkiri, ma o bu nke odinala maobu nke oloroohuu | |
WQ1IB | Onye ọrụ kọmishọn nyeere m aka ịzụta tiketi ụgbọala ahụ. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Onye oru komishon nyeere m aka ịzuta tiketi ugboala ahu. | |
YRNDD | E ji rọdu arụ mbido ala ulo | igbo | female | 18-29 | phase 1 | E ji rodu aru mbido ala ulo | |
X0K70 | Ihuoma abụrula onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị kemgbe afọ gara aga. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Ihuoma aburula onye ndoro ndoro ochịchị kemgbe afo gara aga. | |
L3KXL | Anyị chekwaa Ogiri na okpeyi n'ime friza | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Anyị chekwaa Ogiri na okpeyi n'ime friza | |
2GNP3 | Ugo na egbe kedụ nke ka ife ọsisọ? | igbo | male | 18-29 | phase 1 | Ugo na egbe kedu nke ka ife osiso? | |
HW40B | Ntutu isi ya ruru eru mgbe m hụrụ ya. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Ntutu isi ya ruru eru mgbe m huru ya. | |
0VIGT | Emeka ejighi curị sie anụ a. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Emeka ejighi curị sie anu a. | |
BIA4G | Onye gbara akwụkwọ ahụ nyefere nkwupụta dị ka ihe akaebe. | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Onye gbara akwukwo ahu nyefere nkwuputa dị ka ihe akaebe. | |
HL54K | Ụgbọala na-ebu ọtụtụ ndị mmadụ n'otu mgbe. | igbo | male | 6-17 | phase 1 | Ugboala na-ebu otutu ndị mmadu n'otu mgbe. | |
W2LWF | Akpụkpọ ụkwụ bụ uwe na-echebe ụkwụ mgbe ị na-eje ije | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Akpukpo ukwu bu uwe na-echebe ukwu mgbe ị na-eje ije | |
64B0I | Ọ ga-ebubata akwa ọhụrụ | igbo | female | 18-29 | phase 2 | O ga-ebubata akwa ohuru | |
PUP2Q | Ị na-abụ abụ n'kwaya chọọchị gị? | igbo | female | 18-29 | phase 1 | Ị na-abu abu n'kwaya choochị gị? | |
2PRGF | Nkịta ahihia wepụrụ ahịhịa isi ike. | igbo | male | 18-29 | phase 2 | Nkịta ahihia wepuru ahịhịa isi ike. |