Igbo stringlengths 1 29.2k ⌀ | source stringclasses 2
values |
|---|---|
Na 2009, Jaywon nwetara ohere ịmepụta egwu ya na "Kennis Muziki Ista Fiyesta, o mere nnukwu ọfụma nke mere ndị na-ahazi ihe omume ahụ nwere mmasị ozugbo na ya. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2009 o guzobere ulo aku a maara dịka Abestone Microfinance Bank iji bulie SMES. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2009, ọ pụtara na Katrina, ejije nke gosipụtara akụkọ mmadụ isii banyere ọgụ ha maka idị ndụ mgbe Hurricane Katrina mebiri obodo New Orleans na August 2005. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2009, ọ pụtara na uhe ngosi nke BBC Two bụ Moses Jones, nke o meriri Best Actress in a Miniseries na mmemme Roma Fiction Festival. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2009, ọ wepụtara otu egwu nke mbu ya bu "Rock Steady", nke a hoputara maka "Best Urban / R & B Single" na 2009 Canadian Redio Muziki Awọdụ". | Leipzig Corpus Collections |
Na 2009, Sukai kwuputara atụmatụ ya ịmalite ihe ngosi nke Face of Peace. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2009 Umeh guzobere ọgbakọ egwu Zomema, nke na-arụ ọrụ egwu ọdịnala na nke oge a n’Afrika na ntuziaka ya. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010, a họpụtara Asomugha ka ọ bụrụ onye otu Fox Fox 's na USA Today ' NFL All-Decade Team. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010 ekpebiri na ọ nyere aka na ọnwụ ọnụọgụ nde 1.5 n’ụmụ nwanyị na ụmụaka tụmadị ụfọdụ na ekpebi na ọnụọgụ ahụ gafere karịa nde 3. Mgbakwunye ụmụaka ọnụọgụ nde 165 nwere mkpumkpu si na ọrịa ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010 ekpebiri na ụkọ ike-protin dapụtara na ọnwụ 600,000 gbadata site na ọnwụ 883,000 na 1990. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010 Naeto gbasoro MSc na "Energy Studies" na Mahadum Dundee dị na Scotland. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010, na mbọ nke ụgbọrụ isii, Oshinowo zụtara wee bụrụ onyeisi mmemme nke Miss Nigeria n'aka ndị mbụ na-ahazi ya bụ Daily Times, mechara ghọrọ onyeisi ihe nduzi nke mmemme ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010, ọ ghọrọ Prọfesọ nke Global Letters, maka ọrụ ya pụrụ iche dịka Prọfesọ na-ahụ maka ọdịbendị na asụsụ Bekee na Mahadum Wisconsin–Eau Claire. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010, o jiri ịnyịnya si Austria aha ya bụ Optimus Prime tozuọ maka asọmpi World Equestrian Games (WEG). | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010, ọ laghachiri na European leagues mgbe otu afọ gachara, nọrọkwa na-egwuri egwu na-aga nke ọma maka Krka Novo Mesto na Slovenia, Pogoń Szczecin na Poland na Dínamo Guadalajara na ọkwa nke Spanish abụọ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010 o tinye ọla ọcha abụọ na nchịkọta ya na Central American na Caribbean Games nke mere na Mayagüez, Puerto Rico. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010, o weputara abọm izizi ya One in a Million nke mechara bụrụ nnukwu egwu wuru ewu. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2010, SolidStar debanyere aha na Achievas Record ebe ewepụtara abọm mbụ ya n'okpuru akara ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2011 ihe dị ka ọnụọgụ ijeri 2.5 enweghị ụlọ mposi dị mma yana otu ijeri gbabanyere na ịnyụ nsị na gburugburu n’okirikiri ha. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2011 mepụtara ya, Waconzy na Duncan Mighty rụkọtara egwu nke "I Celebrate". | Leipzig Corpus Collections |
Na 2011, o bipụtara akwụkwọ nke Language and Ideology in George Ehusani's Writings, George Ehusani na ndị nyocha onwe ha nabatara akwụkwọ ahụ nke ọma. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2011, ọ rụrụ ọrụ dịka Shaniqua na usoro egwuregwu Atlanta TV a ma ama. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2011 o sonyere na akụkọ gbasara mpụ nke BBC televishon bụ The Body Farm nke gbadoro ụkwụ na akwụkwọ Patricia Cornwell na 1994 The Body Farm. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2012, a kwanyere ya ugwu na mmemme nke 17th ThisDay Annual Awards. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2012, a mara ọkwa na Sound Sultan bụ onye nnọchi anya UN maka Udo maka ụdị ndụ ya na ọrụ ya. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2012, Di'Ja weputara ọtụtụ otu egwu, gụnyere "Dan'Iska (Rudebwoy)", "Hold On (Ba Damuwa)" na "How Can We Be Friend". | Leipzig Corpus Collections |
Na 2012, Njoku gara London Movie Academy na UK ebe ọ mere ihe ọmụmụ na akụkụ dị iche iche n'ime Mmepụta ihe nkiri. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2012, ọ gara na Channels Television dị ka onye edemede akụkọ, maka akụkọ banyere Environment, Aviation na Foreign Affairs. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2012, ọ gbara “Linda” na ihe nkiri ịhụnanya, Mr na Mrs. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2012, onye ama ama na Naijiria bụ Julius Agwu hụrụ Tekno Miles na ihe omume na Abuja, mgbe Tekno Miles natara nkwanye ugwu na-eso arụmọrụ nke egwu ya akpọrọ "Onye Ne Kwu", rimisi nke Ice Prince "Oleku". | Leipzig Corpus Collections |
Na 2012, ọrụ egwu ya malitere. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2013, Forbes depụtara aha ya dịka otu n'ime nwaanyi iri abụọ siri ike na Afrika. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2013 na afọ isii "Annual World Music na Independent Film Festival Hollywood USA", onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa, Anyanwụ Obinna Kelvin nke a maara nke ọma dịka Waconzy. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2013, o sonyere na kọmitii/ndị isi oche nke Sopra Steria dị ka onye isi oche ha. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2013, Pheelz pụtara na NotJustOk ' ndị ndekọ egwu iri nọ n'elu na Naịjirịa". | Leipzig Corpus Collections |
Na 2013, Thorburn wepụtara albọm nke abụọ bụ, Legends Never Die, site n'aka ọrụ Nature Sounds. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014, edepụtara ya dị ka otu n'ime ndị N'eto eto ụ́kwụ́ na aghọ nko na ngalaba egwuregwu a. N'ọ́nwa Septemba 2018, o meriri n'asọmpi egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa nke ugboro abụọ áchàghị̀ acha. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014, e nwere akụkọ na mgbasa ozi na Runtown dere " Aye ". | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014, Forbes matara ya dị ka otu n'ime ụmụ agbọghọ iri abụọ na-erubeghi afọ iri anọ ma si ike na mba Afrika. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014 Isong duziri ihe nkiri mbụ ya bụ Champagne, nke mere ngosi nke mbụ na Silverbird Galleria na Victoria Island, Lagos. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014, ọ bịanyere aka a nkwekọrịta na Airbus ịzụta 63 Airbus A320. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014, O bidoro mewa "Reality television series African Diva Reality TV Show, Nke Ọ bụ onye mmepụta ya pụrụ iche. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014, ọ bụ onye mbụ na 2014 National Art Competition, wee merie ihe ngbata nke mkpebi n'afọ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014, o kpuchiri akwụkwọ akụkọ Rolling Out ma kpuchie akwụkwọ akụkọ German Trend Prive ma gosipụta ya na Teen Vogue. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014, o ritere ọkacha mma na nwanyi na-eme ihe nkiri na afọ nke Big Screen, na 2014 ELOY Awards, maka ihe nkiri ya bụ Mrs Elliott. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014, Pheelz rụkọrọ ọrụ ya na COPILOT Music and Sound na mkpuchi Carlinhos Brown "Maria Caipirnha (Samba da Bahia)". | Leipzig Corpus Collections |
Na 2014 Sylvanus lụrụ Stanley Duru. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2015 a hoputara ya ịbụ otu n’ime ụmụnwaanyị iri abụọ na otu ndị zukọtara maka ọgbakọ na Mahadum Harvard University Kennedy School of Government nke Hunt Alternatives kwadoro. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2015, a kpọrọ ya maka ntozu oke ịbụ ọkàiwu. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2015, Chọrọ Gị, egwu sitere na album mbụ ya Forward Movement Naanị gosipụtara na ihe nkiri 2015 Phantom Halo, nke gosipụtara Rebecca Romijn. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2015,Moka gosipụtara akparamagwa onye ndị otu dinara n'ike na Code of Silence,nke ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ime obodo na ndị enyemaka ya dinara ya. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2015, Mosaku gosipụtara na-ọrụ nkiri dika Quentina, onye polis na-ahụ maka okporo ụzọ, ihe ngosipụta nke BBC Capital dabere na akwụkwọ akụkọ John Lanchester dere nke otu aha. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2015, o gosipụtara ka esi eme egwu na-ewu ewu, n'akụkụ Davido na "NEC Live masterclass". | Leipzig Corpus Collections |
Na 2015, ọ malitere atumatu AfricaOne iji cheta ndị Afrika ngalaba ọrụ ntụrụndụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2015, o meriri mkpughe nke otu afọ na BON Awards. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2015, ọ meriri ọla edo na Egwuregwu mba Afrika niile na Maputo, Mozambiue. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2016 African Taekwondo Olympic Qualification Tournament o meriri otu n’ime ọla nchara nke katigori ụmụ nwanyị -57 kg. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2016, é nyere ya aha dị ka odéé kachasị n'akụkọ echepụtara echepụta nke afọ ahụ ma bụrụkwa ótù n'ime otu narị odee áká ńkō na Naịjirịa na-agafebeghi afọ iri anọ na mmemmé nke mbu na mbụ nke Nigerian writers Awards. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2016, Grace na Beyonce guru egwu na 2016 MTV Music Video Awards na ọ rụkwara isiokwu abụ maka ọchịchị na ọchịchị mba syndicated ọchịchịrị na Lovely. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2016, Hadiza guzobere otu ọrụ ebere nke akpọrọ HAG Foundation Nke Ebumnuche ya bụ iji meziwanye ndụ ndị mmadụ site n'inye enyemaka na ngalaba agụmakwụkwọ na ahụike yana nchekwa nri. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2016, ọ bịanyere aka na akwụkwọ mbipụta egwu Sony / ATV Music Publishing dị ka onye na-edekọ egwu na onye na-ede egwu. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2016, ọ hapụrụ egwu ịchụso ọrụ na foto na ime ihe nkiri ma kwuo na anaghị eto ya nke ọma na Naijiria. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2016, Olisakwe bi na Mahadum Iowa maka mmuta International Writing Program a haziri ebe ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2016, o mere fim Ufuoma, ihe nkiri ịhụnanya, nke Ikechukwu Onyeka duziri. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2016, ọ pụtara na Playtest, ihe omume nke ngosi bụ Black Mirror. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2016, Sinach bụ onye mbụ natara LIMA Songwriter onyinye nturu ugo nke afọ iri, na-nhota nkwado ya na egwu ozioma n'ime afọ iri gara aga. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2017, ọ malitere Daria Media Ltd, ụlọ ọrụ ezubere iji kwalite ọrụ mgbasa ozi ọha na eze. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2017, ọ rụrụ ọrụ fim nke ntọchị, Isoken ya na, Dakore Akande na Dakore Akande. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2017, Victor AD wepụtara otu egwu"No Idea". | Leipzig Corpus Collections |
Na 2018 African Taekwondo Championships nke e mere n'Agadir, dị na Moroko, o meriri otu n'ime ọla nchara n'ihe omume ụmụ nwanyị 53kg. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2018, a họọrọ ya onye nke anọ na Financial Times Top 100 Black Asian Minority Ethnic (BAME) Tech Leaders. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2018, Caramel malitere ọrụ ya mgbe o mepere ọwa youtube ya ma tinye vidiyo izizi ya na 5th nke Disemba afọ ahụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2018, Donli gbaziri ọtụtụ ọrụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2018 Ego Naeto C ga abụ ebe nde $7.5. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2018 Nigerian Sports Award, Akhator meriri n'onyinye nke Best Sportwoman na Basketball player. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2018, Nouah kwuputara na ihe nkiri nsochi ahụ nke akpọrọ ugbu a Living in Bondage: Breaking Free, enwela isi. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2018, o soonyere ma duzie ihe nkiri fim na-atọ ọchị a kpọrọ Moms at War. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2018, Tara natara akara ngosi nke Afrika site na Ghana Makeup Awards yana 'Leadership for Entrepreneurship' site na Harvard Business School Association of Nigeria. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, a kwanyere ya ugwu dị ka onye isi nke Order of the British Empire site n'aka onye isi mba Britain; Queen Elizabeth II maka ọrụ Azụmaahịa ya. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, Donli wepụtara albọm izizi ya, Enjoy Your Life. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, e gosipụtara Abulokwe na Power-list 100 dịka otu n'ime ndị isi ahịa azụmaahịa di ojii kachasị emetụta ọha, tinyekwa ya n'etiti ndị isi ojii 100 kachasị nwee mmetụta na UK. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, enwetara Ken Nwadiogbu ihe onyinye nke "The Future Awards Afrịka Ndị Guardian Life kwuru na ọ bụ ọkachamma na mmadụ puru iche na 2019”. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019 Jidenna wepụtara egwu nke abụọ ya bụ "85 na Africa". | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, Lyta hapụrụ YBNL Nation n'ihi nkwekọrịta na nsogbu onwe onye. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, ndị ụlọ akwụkwọ kọleji nke Education Academic Staff Union, (COEASU) nyere ya nkwanye ugwu dịka onye nwere ugwu gụrụ na Mahadum nke Naịjirịa, Nsụka. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019 ọ ghọrọ onye egwuregwu bọọlụ Afrịka nke mbụ gbara bọọlụ na ndorondoro ise nke FIFA World cups. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, o mepụtara ihe ngosi izizi ya Living in Bondage: Breaking Free nke so merie onyinye na mmemme nke Africa Magic viewers' choice awards (AMVCA) ya na CJ Obasi na February 6, 2020, na Eko expo hall na Victoria Island, Lagos. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019 o nwetara mmeri onye nduzi vidio nke afọ na City People Entertainment Awards ma o duziri vidiyo abụọ n'ime iri akacha ekiri na vidio egwu Naịjirịa nke afọ 2019. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, onye isi ya bụ Queen Elizabeth II kwanyeere ya ugwu dịka onye ọrụ nke Alaeze Ukwu Britain (Officer of the British Empire (OBE)) maka ọrụ ya banyere azụmahia. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, ọ putara n'usoro nke ise Luther. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, ọ sonyeere Instagram wee bụrụ onye ama ama mgbe otu vidiyo ya malitere na Instagram. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019 ọ sonyekwara na Pan American Games emere na Lima, Peru, ebe ọ gbaara onye nke anọ na nke katigọri nke ikpeazụ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, ọ sonyere na asọmpi FEI Dressage World Cup Final nke emere na Gothenburg, Sweden, ma tozuo oke dịka otu onye maka asọmpi Olimpik 2020, nke ewezugara ya ugbu a ga 2021. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2019, O zutere onye guzobere mmemme agụmakwụkwọ ALU, ebe ọ bidoro mmemme iji zụọ ụmụaka iri obi na-anụ ọkụ ọkachasị na Ebute-Metta ebe ọ nọ were tolitere na ndị ọzọ enweghị ego ha nwere maka agụm akwụkwọ. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2020, a gụnyere egwu Fireboy DML na egwu FIFA 21. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2020 AMVCA, o nwetara onwe ya nhọpụta maka 'Nwanyị na-akwado nkwado kachasị mma na Ihe nkiri ma ọ bụ Usoro TV' maka ihe nkiri ahụ bụ 'King Of Boys'. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2020, Caramel banyere na otu United Nations Habitat group iji nyochaa mmetụta nke Convid 19 na ndị ntorobịa na gburugburu ha. | Leipzig Corpus Collections |
Na 2020, o sonyere na ndepụta Pulse Naịjirịa nke ndị na-emepụta egwu iri kacha elu nke afọ iri. | Leipzig Corpus Collections |
Na 20 August, Mikel nyeere Nigeria aka inweta ọla nze atọmge ha meriri Honduras. | Leipzig Corpus Collections |
Na 20 Julaị 2015, ọ wepụtara otu egwu "Jagaban". | Leipzig Corpus Collections |
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.