Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Na 21 Septemba 2013, Mikel gbara ihe mgbaru ọsọ Premier League nke mbụ mgbe ha mmeri Fulham 2-0.
Leipzig Corpus Collections
Na 23 November 2015, Runtown wepụtara studiyo abọm izizi ya akpọrọ University Ghetto site na MTN Music Plus ya na Eric Many Entertainment.
Leipzig Corpus Collections
Na 24 Eprel 2016 Adanaspor wetara ikike isonye na okwe mbụ Turkish ka afọ iri na abụọ gachara.
Leipzig Corpus Collections
Na 24 Julaị 2015, Small Doctor wepụtara studiyo abọm izizi ya "Street Ambassador".
Leipzig Corpus Collections
Na 25 Septemba 2012, o wepụtara Olamide-aka "Ghost Mode" dị ka onye na-eduzi album otu.
Leipzig Corpus Collections
Na 26 June 2018, awa ole na ole tupu egwuregwu FIFA World Cup, a gwara Mikel banyere n'nwude Michael Obi ọzọ, ma ọ gwaghị onye ọ bụla so n'òtù egwuregwu ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Na 26 Juunu 2014, Shizzi rụrụ ọrụ n'akụkụ Davido, Tiwa Savage, Lola Rae, Sarkodie, Diamond Platnumz na Mi Casa iji mepụta egwu mgbasa ozi nke MultiChoice nke ikuli Afrika.
Leipzig Corpus Collections
Na 27 disemba, emere Oliseh onye nchekwa Fortuna Sittard.
Leipzig Corpus Collections
Na 27 Eprel 2012, ọ mere akụkọ ihe mere eme site na ịghọ nwanyị kwọọrọ ugbọelu ọgụ mbụ na Naịjirịa na-esochi mmemme ịchọ mma baajị nke ndị isi iri atọ na-efe n'elu site n'aka Chief of Air Staff, Air Marshal Mohammed Dikko Umar.
Leipzig Corpus Collections
Na 27 Jenụwarị 2018, Ajibade nyere goolu abụọ na mmeri isii nke Nigeria meriri South Africa, mmeri ahụ gosipụtara ntozu Nigeria maka 2018 FIFA U-20 Women World Cup na France.
Leipzig Corpus Collections
Na 27 November 2014, a họpụtara ya dịka onye isi oche nke OPEC.
Leipzig Corpus Collections
Na 27 Ọktoba 2015, Iwobi sonyere ndị otu egwuregwu mbụ ya na klọb, bido na mmeri ọkpụ goolu atọ asataghị otu na Sheffield Wednesday na agba nke iri na isii nke league.
Leipzig Corpus Collections
Na 28 August 2017, otu ụlọikpe gọọmenti etiti Naijiria ijeri naira asaa na ụfọ nke pụtara nde dollar iri abụọ n'otu ($ 21 million) site n'aka ụlọ ọrụ akụ na Alison-Madueke.
Leipzig Corpus Collections
Na 29 Eprel 2005, ụbọchị ole na ole mgbe Mikel gbara afọ 18, otu klọb na Premier League - Manchester United kwupụtara na ya na Lyn bịanyere aka n'akwụkwọ iji kpọrọ Obi.
Leipzig Corpus Collections
Na 2 June 2006, Chelsea, Manchester United na Lyn rutere mkpebi iji dozie ọdịnihu Mikel.
Leipzig Corpus Collections
Na 2 Septemba 2014, Phyno wepụtara vidiyo maka abụ "Authe (Authentic)" na Flavour.
Leipzig Corpus Collections
Na 31 Julaị n'afọ 2006, o kwuru na ọ họọrọ ka akpọ ya Mikel John Obi kama ịbụ John Obi Mikel, dịka a na-akpọkarị ya.
Leipzig Corpus Collections
Na 3 Disemba 2018, E jidere Small Doctor maka ebubo inwe egbe nakwa maka ikwu na ọ ga-agbagbu onye uwe ojii nọ n'ọrụ okporo ụzọ Oshodi, Legọọsụ.
Leipzig Corpus Collections
Na 3 Machị 1992, Tessy bidoro ọrụ ya na Federal Kolejil of Education (Teknụzụ), Umunze dịka osote onye nkuzi na ngalaba Mmụta Agịriki.
Leipzig Corpus Collections
Na 4 Febuwarị 2014, Patoranking wepụtara "Girlie O", egwu nke WizzyPro mepụtara.
Leipzig Corpus Collections
Na 4 Jenụwarị 2019, ewepụtara ihe nkiri ahụ ka mba ụwa nwee ike ile ya na Netflix.
Leipzig Corpus Collections
Na 4 June 2011, Chidinma weputara vidiyo egwu "Jankoliko" nke Clarence Peters nyere ya aka.
Leipzig Corpus Collections
Na 4 Machị 2020, o mekwara nsonye ndepụta PM News nke iri abuo na ise kacha eru, ndi na-erubeghi afo iri atọ na Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
Na 4 Nọvemba 2016, Runtown wepụtara "Mad Over You", nke edepụtara na nọmba 38 na chaatị Twitter nke egwu ọkaibe.
Leipzig Corpus Collections
Na 4 November 2016, a mara ọkwa na klọb ahụ agaghị emezigharị nkwekọrịta yana Mikel mgbe ọ gwụsịrị na njedebe oge bọl.
Leipzig Corpus Collections
Na 6 Epurel 2019, Ndị Winners Golden Bet gosipụtara Small Doctor dịka onye nnọchite anya ha.
Leipzig Corpus Collections
Na 6 Jenụwarị 2017, klọb bọọlụ na China Tianjin TEDA na Mikel bịanyere aka na ịnyefe n'efu.
Leipzig Corpus Collections
Na 6 Jụlai afọ 2001 ọ ghọrọ nwa amaala Spanish ma merie nrite ọla edo n'afọ 2002 European Athletics Championship afọ na-esote.
Leipzig Corpus Collections
Na 7 February 2016, ọ malitere ihe ngosi Salma na-elekwasị anya na isi okwu akpụ n'ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Na 7 Nọvemba 2017, Mr 2Kay gbara akwụkwọ gbara ndị ụlọ ọrụ nkwali akụ Eko akwụkwọ nde nari ise maka ihe ahụ mere ya na Ọktọba.
Leipzig Corpus Collections
Na 80 nke ụlọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Na 857 e wuru otu ụlọ ụka na Vlamertinge.
Leipzig Corpus Collections
Na 970 Ypres bibiri na ụlọ nsọ nke Vlamertinge ọkụ ala.
Leipzig Corpus Collections
Na abali iri-abuo na oteolu n’ime onwa Juun n’afọ 2020 ka ọ mụụrụ Nwoko nwa nwoke.
Leipzig Corpus Collections
Na abali iri na asaa nke onwa iri n’ato aho 1967 ndi Nigeria batara na Calabar nke ndi “Black Scorpion” bu Benjamin Adekunle du, ebe ndi Biafra bu Col.
Leipzig Corpus Collections
Na abalị iri na itoli nke onwa February, na afọ 2011, TY Bello wepụtara "The Future" dị ka okachasị ibe ya n'ahiri egwu ya ndi ọzọ dị n'alụbọm ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Nà afọ̀ 1875, ìzùǹdeìwu â wahàtọ̀rọ̀ ọ̀dìdo A&M nà mmụ̀zù Texas, ọdà ǹkè kara ị dị naanị nà akwụkwọ.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 1962, ọ nwetara ohere mmụta na n’akwụghị ụgwọ ọ bụla na Congress nke Cultural Freedom na obodo Paris nke di na France ebe ọ mụtara usoro ka esi emewe ihe eserese na ụzọ dị iche iche.
Leipzig Corpus Collections
Na afo 1984, Adefarasin nochiri okwa Justice Nzeako dika onyeisi nde NCWS.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 1989 mgbe ọjị chara otu afọ fee chaa ala nna ya, Amaechi bidoro ịrụ ọrụ na ụlọ ọrụ ndị NAN (News Agency of Nigeria).
Leipzig Corpus Collections
Na afo 1999, E mere ya onye isi ntuziaka nke a na-akpo Central Bank Nigeria na asusu bekee.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 1999, ọ meriela ọtụtụ ngosipụta.
Leipzig Corpus Collections
Na afo 2004 ya na onya Ghana dere ndendee gbasara ikopi nmecorita.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2007, ọbiara me ihe mpụta ya na Broadway ebe ọkpara agwa ka onye ana akpọ Toby na ihe nkiri nke si na akwụkwu Coram Boy nke nwa ada Helen Edmundson dere, na ụlọ ihe nkiri nke di na Imperial.
Leipzig Corpus Collections
Na-afọ 2008, ọrụ ya ' Contained measures of Land' jiri ala ma dị ka ihe nnọchianya nke ókèala na asọmpi na esemokwu.
Leipzig Corpus Collections
Na áfọ̀ 2008 ọ́ tụ̀rụ̀ onwe ya áhà "Miss Banks" y'è bídó í páfụ̀tá égwú shí nà MySpace, yá bá íbè ùkwè nke XL Recordings m̀gbè ọ́ dị̀ áfọ̀ 17.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2009 FIBA asọmpi onye mmeri nke afrịka maka ụmụ nwanyị, ọ gbara akara 7.4, 5.1 rebound na 0.3 nyere aka maka egwuregwu ọ bụla.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2010, ACTS gbasaa rukwa na mpaghara ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Los Angeles.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2011, o guzobere ebe a na-azụ ndị gụchara mahadum ka ha wee nweta ọrụ akpọrọ Afterschool Graduate Development Centre na Nigeria.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2013, ọ bụ onye ọka ikpe maka Miss Black Africa UK Pageant.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2013, o dere webcomic Check, Please!, nke mechara ghọọ akwụkwọ akụkọ New York Times họọrọ dị ka nke kachasị mma.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2014, ndị akwụkwọ akụkọ Nation kọwara ọchịchị ya na nhazi ụka dị ka ihe akaebe na "ihe nwoke nwere ike ime, nwanyị nwekwara ike ime, ọbụlagodi mee karia mgbe ụfọdụ".
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2014, Oteh ritere ihe nrite pụrụ iche ka Nwanyi Azụmahia nke mpanyere West Africa nke ndi otu CNBC Africa All Africa Business Leaders Awards (AABLA) nyere ya.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2015, a kpọrọ Oluo aha di'ka otu n'ime ndị mmadụ kacha wee di'nkpa na Seattle, Na afọ 2018, a họọrọ ya di'ka otu n'ime ụmụ nwanyị iri ise kachasị ike na Seattle.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2015, Omoni ritekwara onyinye ndi Sun Nollywood “Personality of the Year”.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2016, a họpụtara ya na AMVCA 2017 dika Onye Ọkachamara na Ejije ihe nkiri na atọ ọchị.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2016, ndi otu Writivism depụtara na Umebinyuo bụ onye nke mbụ na ọnụ ọgụgụ nmadụ iri na njikọta Sub-Saharan Africa.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2017 ọ meriri na asọ mpi nke Royal Society of Chemistry maka Teknụzụ ohuru maka ụmụ irighiri ihe ha arụ na ngalaba molecular envelope.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2018 BBC Hour Hour tinyere Nwanoku dịka onye nke itoolu na ndepụta nke ụmụ nwanyị kachasị ike n'ụwa na ihe gbasara egwú ma debanyekwa ya na afọ 2019 na 2020 na Powerlist ndepụta nke na egosi ndị isi ojii jibiri na Britain n'afọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ 2018, o weputara ihe nkiri otu egwu ya akpọrọ "Never Knew", bu egwu nbulịte obi gbasara oge ọpere npe ma ka osi bido.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ ahụ, ekpebiri na ọrịa ahụ gburu n’etiti ndị mmadụ 473,000 na 789,000, imirikiti ha bụ ụmụaka na Africa.
Leipzig Corpus Collections
Nà afọ̀ìri ndị 1960, ìzùǹdeìwu ọ̀hàchị a gọwaria ụlọ̀akwụkwọ â kà ọ bụrụ mmụ̀zù Texas A&M (Texas A&M University), nà "A&M" ahụ̀ à dịzie màkà naanị uchemàrà.
Leipzig Corpus Collections
Na afo mbu mgbe ona na ebe ahu dika onye ohuru, onwetere mmeri nke akporo Pac-12 na afo 2011.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ nke okenye ya, o jiri akara 18.4, 9.6 rebound na 1.2 na-enyere aka egwuregwu ọ bụla.
Leipzig Corpus Collections
Na-afọ nke ọzọ, onwetara asambodo na Barrista-nke-Law (BL) na Naijiria Law School.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ otu puku na nari itolu, Asantewaa kwalitere ma buru oche iru na ezigbote ọgba aghara ukwu mere na obodo Ashanti' nke ana akpọ Ọgụ nke oche ọla edo‬.
Leipzig Corpus Collections
Na afọ puku abụọ na iri abụọ American Black Film Festival, HBO Short Film Asọmpi nke meriri bụ Dolapo Is Fine, nke Onuzo dekọtara ya na ya bụ nke sitere na obere akụkọ ya bụ "Sunita".
Leipzig Corpus Collections
Na afọ puku abụọ na iri asatọ, Shalom malitere ụlọ ọrụ na-emepụta ihe nkiri nke a kpọrọ Cynthia Shalom Productions.
Leipzig Corpus Collections
Na afọr 2008, obodo 47 nor nạ uwạ bu obodo élú mmiri.
Leipzig Corpus Collections
Na afọr 2013, Roubaix bụ obodo nke mmadụ bi na ya.
Leipzig Corpus Collections
Na afọr 2015, Montsoreau bụ obodo nke mmadụ bi na ya.
Leipzig Corpus Collections
Na afọr 2016, Stockholm bụ obodo nke mmadụ 935,619 bi na ya.
Leipzig Corpus Collections
Na Africa ekpebiri na ọ na adapụta na ntufu nke ego ijeri $12 USD n'otu afọ n'ihi ụgwọ nlekọta ahụike dị ọnụ, ikike ịrụ ọrụ na adịghị yana mmetụta na njegharị.
Leipzig Corpus Collections
Na-agbanyeghị mmata a matara ya n'ụwa niile, onye na-eti egwuka a ka nwere mmasị n'ebe agụmakwụkwọ dị.
Leipzig Corpus Collections
Ǹà agha ụ̀wà II, Texas A&M mepụ̀tàrà ịhẹ karịrị 20,000 nà ndị ụ̀sụ̀ agha, nke kwere ndị isi agha kara mmụ̀kọta njikọ̀taọ̀hà nà mmụ̀kọta òtùaghammiri njikọ̀taọ̀hà ha àbụọ.
Leipzig Corpus Collections
Na-agụnye abụ uri abụọ nke Nana Asma'u.
Leipzig Corpus Collections
Nà àhụndụ̀, òkèagbụ̀rụ bụ̀ mkpụrụ ịhe nkebàòkè.
Leipzig Corpus Collections
Na ákíkó ndi déré ya, díke karírí 50,000 shí Úlọ York na Lancaster lụrụ óké ọgụ kárírí amani, na há di na mgbìgbọ snow di na ubochi nke áhu, nke by Sunday nke Palm.
Leipzig Corpus Collections
Na akụkọ Buzzfeed ọzọ na-afọ 2017, o kwuru maka "What It's Actually Like to be a Woman in VR" https://www.
Leipzig Corpus Collections
Na akwukwo 2017 maka Immerse Magazine nke akpọrọ 'Who is VR for?'
Leipzig Corpus Collections
Na akwụkwọ Chinweizu ọzọ bụ "Anatomy of Female Power", bụ ebe ọ kọwara maka otu nwoke na nwanyị, ume nwoke na nke nwanyị.
Leipzig Corpus Collections
Na ala mba bekee bụ United States, ndị otu agha nwere ike ịla ezumike nká mgbe ọnọzuru afọ ịrị abụọ gasịrị.
Leipzig Corpus Collections
’ na ‘ala’ n’ala Igbo, maọbụ Ájá-ànà ) bụ mmụọ nke ụwa nke bụ ọrụ maka omume, ọmụmụ na ndị nna ochie nwụrụ anwụ nke echekwara n’ime ụwa n’ime afọ ya.
Leipzig Corpus Collections
Naanị akwa ya k'ọna-egbu.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ihe m na-arịọ bụ ka amara ya baram uba maka ihe ndị ọzọ ọ tinye n’aka m ka m mee ma rịọkwa ya ka ọ gbaa m ume ka m nwee ike rụchaa ọfụma.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ịnye ndị mmadụ nri n’ụlọ akwụkwọ ezughi oke.
Leipzig Corpus Collections
Naanị maọbụrụ n’elezie ha anya nkeọma.
Leipzig Corpus Collections
Naanị mgbe achọpụtara ebe esi nweta nje a, n'ụdị "leshmanịa" ọbụ, na k'esi nweta ya ka a ga-ebido nye ọgwụgwọ.
Leipzig Corpus Collections
Naanị na-ikwa ozo ka ndị igbo anaghị eji ọjị.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ndị nwoke nwere ike isonyere, ụmụ nwoke ndi ka na ebido ikata ahu.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ndị ohu gaara eme ụdị ihe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Naanị nkeji ole na ole ka nkea mesịrị, Mikel kwụrụ ụgwọ site na ime ka Chelsea sunye otu ọkpụ.
Leipzig Corpus Collections
Naanị nsogbu nwere bu ịmara ihe dị iche n'etiti agba yiri onwe ha ọkachasị n'etiti agba ndị na-enwu gbaa.
Leipzig Corpus Collections
Naanị oge ga-egosi ma ọ nwetala aha ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Naanị otu onye n’ime otu nde mmadụ gbara ya n’egosi ihe ndịọzọ n’esochi.
Leipzig Corpus Collections
Naanị ụmụnwanyị dị ime na ndị ahụ ha esichaghị ike iguzogide ọrịa nwere ike iji ọgwu nke a esighi ike eme ihe.
Leipzig Corpus Collections
Nà anya ndị n'e so ya, ọ bụ̀ onye ike nà òdogwu màkà ịhe ọma o mèrè ndị Afrika ǹkè Amerika màkà ìwundụ̀ ha.
Leipzig Corpus Collections
Na ARISE Fashọnụ Wiiki gosipụtara ụfọdụ afọ na New York na Paris Fashọnụ Wiiki.
Leipzig Corpus Collections
Na-arụ ọrụ dịka Ajọnkt Prọfesọ nke General Psychology na SUNY Broome Community College (USA) ihe karịrị afọ 12. Ọ kuziela ma dee ọtụtụ akwụkwọ nyocha metụtara enweghị ebe obibi, agbụrụ na mmekọrịta ha na ahụike ọgụgụ isi.
Leipzig Corpus Collections
Na-arụ ọrụ n'ụzọ bụ icheku unyi na eserese na mpempe akwụkwọ, Arinze na-eji ọrụ ya dị ka onye na-akwado ndị na-elekọta mmadụ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.
Leipzig Corpus Collections