Igbo
stringlengths
1
29.2k
source
stringclasses
2 values
Abalị ụbọchị ahụ kwazi ndị otu Kristi na-ekwekwa nkwa mmirichukwu ha ọzọ iji gosi nkwụdosike ha n’okwukwe ha kwenyere na ya.
Leipzig Corpus Collections
Aba nwere miri nke a di kpokwaa "Aba."
Leipzig Corpus Collections
Aba nwèrè oshimiri nke ha kpòrò Aba.
Leipzig Corpus Collections
A bara ya bụ anyanwụ “TRAPPIST-1”.
Leipzig Corpus Collections
Abdulsalami Abubakar General Abdulsalami Abubakar, bula onye General ndi Army, bula onye ishi Naigeria mgbe Sani Abacha wuru.
Leipzig Corpus Collections
Abiakwazie anyị ga na-enwe ihe omụmụ n’ụtoasụsụ Igbo.
Leipzig Corpus Collections
Abiakwazie n’ihe nile ndị a gbasara nchekwa obodo, e wepụtara Njeri Naịrà iri(N10bn) maka ihe a kpọrọ “Operation Lafiya Dole”.
Leipzig Corpus Collections
Abịa kwuo o gaghị ekwe omume ịhụ ebe mgbochiume abụọ nke asụsụ Igbo dịkọtara ọnụ na-enweghị ụdaume dị n’etiti ha, belụsọ na imelime okwu ‘m’ na ‘n’ bidoro.
Leipzig Corpus Collections
Abịa kwuzie na ya bụ agha nke o na-ebuso ụfọdụ ndị, o were ụlọ ikpe mere ihe o ji ehicha ike.
Leipzig Corpus Collections
Abịa na ezi omume nile, ịhụnanya kasi ha nile.
Leipzig Corpus Collections
A bịa n’Afrika mmadụ ruru nde narị ato na iri ise na asato bụ ndị enweghị ụzọ ha ga-esi were enwete ezigbo mmiri.
Leipzig Corpus Collections
A bịa na mkpụrụedemede Igbo, myiriụdaume enwere dị abụọ, ha bụ ndị a: ‘m’ na ‘n’.
Leipzig Corpus Collections
A bịa na Naijiria, ndị ji ya eri nri nke ọma bụ ndị Awụsa, o nweghị ihe ha ejighị akwụkwụ ya were esi, ma osikapa ma ofe.
Leipzig Corpus Collections
Abịa na Naijiria, ọkụ na-agba, mana Emperọ anyị, Buhari nọ na-ese foto na-achịghasị eze.
Leipzig Corpus Collections
Abịa n’atụmatụ a, mmadụ Otu Narị na Iri Itoolu na Atọ nke mebere nzukọ nke ndị UN wepụtara usoro dị Iri na Asaa nke mba nile ga-eso iji hụ na ụkwa a na-apị na mkpụrụ dị na.
Leipzig Corpus Collections
A bịa na Ugwu Awụsa nile, mmadụ narị atọ na iri atọ na otu (331) ka ụlọọrụ ahụ were n’ọrụ, ebe mmadụ ruru otu narị iri anọ na atọ (143) ka e were na ndị si na mbada ugwu nke Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
A bịa n'etiti Ndị Nka, yaa bụ ndị na-ede edemede nke Modern African Literature, ihe a na-akpọ Chinụa Achebe bụ Nna.
Leipzig Corpus Collections
A bịa n’ihe gbasara agụmakwụkwọ, kedu ihe pụrụ iche gọọmenti Obianọ mere na ya?
Leipzig Corpus Collections
A bia n’ihe gbasara ọnwụ mberede, nonkilling na-ahụ na e hiwere ihe ogbara Igbo anya gharii (technology) ga-ekpochapu ọnọdụ ọjọọ ndị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
A bịa n’ihe metụtara iwe ọkụ, ịhụ ọgụ na ntaramahụhụ, nke na-acho ikwafu ndụ, ọb ụ nonkilling na-achụfu ihe na-eweta ha.
Leipzig Corpus Collections
A bịa n’obodo oyibo, a na-ere akwụkwọ ya a kwọrọ akwọ ka mkpụrụ ọgwụ.
Leipzig Corpus Collections
Abịa n’ọmụmatụ (e), a tụgharịa ‘Na’ nke dị ebe ahụ, kama ọ ga-abụ, ‘and’ n’asụsụ Bekee, ọ bụrụ, ‘that’.
Leipzig Corpus Collections
Abu Ali, bụ onye ndị Boko Haram gburu n’ụbọchị Fraịdee na Steeti Borno.
Leipzig Corpus Collections
Abu Ali bụ onye ndu pụrụ iche, nke nwere ugwu n’ebe ndị ọ na-achịkọta nọ.
Leipzig Corpus Collections
Abụba nke dị na ya, na-eme ka anụ ahụ na-akwọ muru muru.
Leipzig Corpus Collections
Ábu gi di bya kwa ka akwukwu, ma ábu nzuzö, ma ó nweríkí bya ka nká ndi ozọr, di ka Ábu oméka, ábụ nsö, édemede ábu, ma ábu ndi bekee kpòrò 'prose'.
Leipzig Corpus Collections
Abuja buzi isi obodo no n'etiti Naijiria.
Leipzig Corpus Collections
A bu m onye opi na ukpuru ochichi nsukka na enugu state.
Leipzig Corpus Collections
Abụ m ụdị madu ihe m na-aza anaghị akọ m n’ọnụ cha cha tụgbem, mana ihe a onye a kwuru mere m ka m were sekọndụ ise chee ihe m ga-ekwu.
Leipzig Corpus Collections
Ábu, na okwu gbasara ya, nwèrè mbú di ogologo.
Leipzig Corpus Collections
Abu nke o jị a fútá, "One Time", fùtàrà na úwà na 2009 yá gá ishi 30 na obodo gáfèrè iri.
Leipzig Corpus Collections
ʼabuọo na nke ndi madu nyere ya áká màkà.
Leipzig Corpus Collections
Achicha íchíchè Achicha bu ihe ha né ri bu nke mkpuru ihe madu ne rí nke hé shìrì shi ihe mekotaria í bu nri gbèrè shí flour na mmiri nke oménàlà iche iche ne jí.
Leipzig Corpus Collections
Achichi bu ótụ nri di ichié nke mádu ne gbè, shí mgbe neolithic, na ha tú fùrù ya áhà ka "Nkwádo ndu".
Leipzig Corpus Collections
Achọghị m ikwu na bojeeti a di ka ọ bụ maka iji were gbachi ego eji were chụọ nta votu nke afọ gara aga.
Leipzig Corpus Collections
Achọghị m itinye ọnụ na ndị okenye na-emezi ka ụmụaka, site isoli imi elu mgbe ha nụrụ asụsụ Igbo, ndị “efurefu rere mma ha turu ọbọ ya”.
Leipzig Corpus Collections
Achọkwa iji ‘widal test’ mara na ọ bụ ọrịa a, i mara na a ga-eme ya ọtụtụ mgbe.
Leipzig Corpus Collections
A chọpụtakwara na ọ bụ naānị otu akụrụ dị ya n’ahụ.
Leipzig Corpus Collections
A chọpụtara ndị nwe mmadụ 6, were bunye ha ozu ndị nke ha.
Leipzig Corpus Collections
A chọpụtara n’ezigbo aha nwoke ahụ na-aza Jhadi John bụ Mohammed Emwazi.
Leipzig Corpus Collections
A chọpụtara n’ụmụ akwụkwọ 16 ndị..
Leipzig Corpus Collections
A chọpụtara n’ụmụ akwụkwọ 16 ndị Jamini so na ndị a na-achọ achọ.
Leipzig Corpus Collections
A chọrọ m ikwu maka ya mana ka anyị hapụ ya ka iwu obodo mee ihe kwesịrịnụ”.
Leipzig Corpus Collections
A chọrọ m, ịrịọ arịrịọ, ị gụsịa ogologo edemede ihe nkuzi a, gwa m na o nyeere gị aka.
Leipzig Corpus Collections
Achọrọ nnweta mmiri site na ọkpụkpụ azụ n’ọtụtụ mgbe iji kwuo ndịiche n’ime agba mbụ na agba abụọ nke ọrịa ahụ.
Leipzig Corpus Collections
A chọrọ ogologo eriri were nye Mbe ka o were kpụrụ ya bụ akpa nnu naba be ya.
Leipzig Corpus Collections
Ada kwụsị itechisi onwe gị ka mgbeke kwa mgbe, wetuo onwe gị ala banye ụsọekwu.
Leipzig Corpus Collections
Ada lelecha onwe ya n’ugobe ọ na-ajụ, kedu ihe mere na di ya anaghị abatazi n’ụlọ n’oge maka ya.
Leipzig Corpus Collections
Ada na Obi ebiela ka di na nwunye ihe dị ka afọ atọ.
Leipzig Corpus Collections
Ada ọ bụrụ na i gaghị emenwu ihe dị otu a n’ebe ọtụtụ ụmụ nwoke nọ, kọma nwere ike ịdị na ya bụ ezinụlọ.
Leipzig Corpus Collections
Adeshina kwukwaziri na o nweghị ihe ndị Naijiria pụrụ ime, iji mee ka Buhari kwuo okwu mgbe ọ chọghị ikwu.
Leipzig Corpus Collections
Adeshina kwuru nke a, n’agbanyeghị na onye ya na ya ji ọrụ ịgbasa ozi onyeisi obodo bụ Garba Shehu kwuru n’ehihie taata na o maghị ihe ọbụla gbasara Trump na Buhari ikpa n’ekwentị.
Leipzig Corpus Collections
Adeshina mere ka Naijiria nile mara ihe ya na ọga ya kpara na ya bụ nkata nke na-agafeghị nkeji abụọ.
Leipzig Corpus Collections
Ade wa ya na asusu programming ana-kpo PHP.
Leipzig Corpus Collections
Adi mata latitude-u wo mgbe elewa ma ono n'elu m'ono n'okpuru ihe ana-kpo Prime Meridian, line eji kawasi uwa n'etiti.
Leipzig Corpus Collections
Adi mata longitude-u wo mgbe elewa ma ono n'aka iri m'ono na aka-ikpa ihe ana-kpo Prime Meridian, line eji kawasi uwa n'etiti, gbara ya ma elu ala ya (ebe Arctic ) ru okpuru ala ya (ebe Antarctica ).
Leipzig Corpus Collections
Adi nnuku uwa ozo ma hafu nke anyi.
Leipzig Corpus Collections
Adulrahman Bello Dambazau kwekwara ndị Naịjirịa nkwa n’ọchịchị dị ugbu a ga-agba mbọ ịhụ na E meziri ọnọdụ akụ n’ụba ala Naịjirịa.
Leipzig Corpus Collections
Afo 1922 bu mgbe onye ha na kpo Howard Carter huru ebe hé liri Tutankhamun.
Leipzig Corpus Collections
Afọ 2016 bụ afọ ọtụtụ ọgwụ pụtara maka ịchụ ọrịa nka ọsọ ụkwụ eru ala.
Leipzig Corpus Collections
Afọ 2016 eruola ọkara, tata ka anyị nyobanye anya n’ihe atọ pụrụ iche ndị sayensi chọpụtara.
Leipzig Corpus Collections
Afọ 27 gara aga, ụdị ịhe dị otu a mere wee kpọlaa Dele Giwa, onye nta akụkọ Newswatch, ala mmụọọ.
Leipzig Corpus Collections
Afọ abụọ site na ụbọchị nke mbụ ire na ihe ndị ọzọ nile na ngwaahịa.
Leipzig Corpus Collections
AfọAfọ bu otu mkpagara-ahu ('organ') ndi mmadu ma anumanu nwere, edi iji eri he.
Leipzig Corpus Collections
Afọ Afọ bu otu mkpagara-ahu ('organ') ndi mmadu ma anumanu nwere, edi iji eri he.
Leipzig Corpus Collections
Afọ ise ahụ gafee, o nwere ike ịzọ maka agba nke abụọ, chịa afọ ise ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Afo nke nwere February 29 bu nke ana-kpo leap-year.
Leipzig Corpus Collections
Afo nwere onwa iri na abuo ubochi kena.
Leipzig Corpus Collections
Afo nwere onwa iri na abwo ubochi kena.
Leipzig Corpus Collections
Afọ puku abụọ na iri na isii, chị ọkụ, disemba afọ ahụ, chịkwazi ọkụ pụrụ iche.
Leipzig Corpus Collections
Afọ ukwu afọ ukwu maka ndị ụlọọrụ a. Maka ichekwaba ihe e dere ede: Nde naịrà iri ise.
Leipzig Corpus Collections
Africa bu aha bekeee ana-kpo obodo ukwu ndi oji (ala ndi njirinji) n'uwa nka.
Leipzig Corpus Collections
African trypanosomiasis ma ọ bụ ọrịa ihi ụra nke ukwuu bụ ọrịa parasaịtị nke ndị mmadụ na anụmanụ ọzọ.
Leipzig Corpus Collections
Africa soto ya na onu agugu madu bi na ya.
Leipzig Corpus Collections
Afrịka n'uwa Afrịka bu aha bekeee ana-kpo obodo ukwu ndi oji (ala ndi njirinji) n'uwa nka.
Leipzig Corpus Collections
Afụọnụ ha, na-ama ezigbo mma na-ekewasị dịka ihe a tụrụ mmanụ.
Leipzig Corpus Collections
Agadi a, egbuchaala ya bụ anụ na mmụọ ya ma tajuo afọ.
Leipzig Corpus Collections
Agadi ahụ were kọọrọ ya ihe nile ọ ma maka nwa ahụ, etu o siri tụta ya na mmiri ma kuru ya zụba ya ka nwa nke ya.
Leipzig Corpus Collections
Agadi a tachara anụ, were abụba tee Echee n’ahụ ya nile ma n’ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
A ga-ebu ụzọ kpere ya ekpere iji sị ya laa n’udo n’ebe elekere 10 nke ụtụtụ n’ụlọ ụka ndị alakụba, bụ Lagos Central Mosque n’Ikoyi, tupu e lie ya n’ogige Vaults and Garden n’Ikoyi.
Leipzig Corpus Collections
A ga-eji akara ngwa ọgbara ọhụrụ were rụọ ahịa ndị ahụ.
Leipzig Corpus Collections
A ga-eleghara ndị anya site n’ịmata ihe na-eweta mpụtara ndị a. Nke a ga-adị ire ma a gbasoo usoro ndi na-ahụ maka ahuike ọha; eburunobi n’obi ha bu igbochi, igwọ na iwepụcha ihe niile na-enye nsogbu imeahụ na-eweta ogbugbu.
Leipzig Corpus Collections
A ga-eme ka ntụli aka nke afọ gaa siriri werere.
Leipzig Corpus Collections
A ga-eme ntụli aka maka ihọpụta onye isi oche AFDB n’ọnwa Mee afọ 2015.
Leipzig Corpus Collections
A ga-ewube isi ụlọ ọrụ ndị agha ahụ na Katsina nakwa Daura, ebe ha nwetagoro obosara ala maka ya bụ ọrụ n’obodo abụọ ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Agaghị agụta ha ọnụ.
Leipzig Corpus Collections
Aga m akpọ ya Kenneth, mana ọ bụghị ezigbo aha ya.
Leipzig Corpus Collections
A ga na-egbu ọkụkọ ruru puku abụọ kwa awa ebe ahụ.
Leipzig Corpus Collections
Agbamakwụkwọ: Oge ụmụnwanyị na-agba akwụkwọ ji eti onwe ha mmanwụ n’ihu, “kọnfushọn dịmagakwa”.
Leipzig Corpus Collections
Agba na-afụzi Odenigbo ụfụ, maka nke a, anyị ga-akwụsị ebe a taa.
Leipzig Corpus Collections
A gbara ihe karịrị ụlọ 2,000 ọkụ.
Leipzig Corpus Collections
Agha akara aka, anaghị eri nwa ngwọrọ.
Leipzig Corpus Collections
Agha a na-egbuso wuruwuru na Naijiria kwesiri ịbụ nke kpụrụ isi, nke na-amaghị ikwu na ibe.
Leipzig Corpus Collections
Agha bido na ya bụ obodo.
Leipzig Corpus Collections
Agnes Monica (mụ̀rụ̀ nà Jakarta, 1 nke Ọ́nwá 6, 1986) bụ̀ onye na bụ̀ ábụ̀ na òmẹ́kà shí na obodo inudonisiya.
Leipzig Corpus Collections
Agụ achịa nnukwu ọchị, gwa ha na ọ nụbeghi ya mbụ, na ha laba n’ikpe amaghị ha.
Leipzig Corpus Collections
Agụ agwa ya ya gbafuo, na o nweghị ihe o ga-eme.
Leipzig Corpus Collections
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato.
Leipzig Corpus Collections
A gụkọ ọnụọgụ ndị nwụgorụnụ site n’aka ndị abalịdiegwu na ndị omekome, na ndị nwụrụ site n’aka ndị nche obodo, ndị amị na ndị uwe ojii n’Anambra steeti, ị ga-achọpụta na ndị ndị nchekwa obodo dunagolu mmụọ, karịrị akarị.
Leipzig Corpus Collections
Agu mere ngwa ngwa tinye mbọ na eze nkịta na nke ya.
Leipzig Corpus Collections